Igbo Language Scheme of Work Primary 4 Federal

Schemeofwork.com
Scheme of Work

Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 4 Federal, Ikowaputa ihe, agba ha, agwa oma ndj a, Schemeofwork.com

FIRST TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY FOUR

PRAỊMARỊ NKE ANO TAAM NKE MBU

IZUUKA 1

ISIOKWU

(A) ASUSU: Onuogugu

(B) AGUMAGU: Ejije D.i Nkenke

NDINISIOKWU

Igu onuogugu (1-50)

Izu Ah.ia

IHE ONYENKUZI GA-EME

Onyenkuzi ga-edeputa ma guputakwara umu-akwukwo onuogugu malite 1-50

-Iduzi umuaka iji ejijji nd. na- azu ah.a ma gosiputa ka nd. na-azu ah.a s. akpa agwa na

ud. mmeghar. ahu na-eso .zu ah.a.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Igu onuogugu

– Ide onuogugu

– Iza ajuju.

– Ije ejije nkenke

metutara .zu ah.a.

IZUUKA 2

ISIOKWU

  • ASUSU: Ikowaputa ihe
  • OMENALA: Ezi Omume

NDINISIOKWU

Nkọwa ọdịdị ihe dị iche iche. (Indicating Sizes andLength)Dịka: Ọdịdị mmadụ

Agwa oma di iche iche

Djka: Ibi ndu ezi omume

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ịkọwapụtara ụmụaka ọdịdị mmadụ. Ọmụmaatụ ọdịdị mmadụ: ogologo, mkpụmkpụ, ibu, njọ, oji,

gịrịgịrị, dgz.

– Iji mkpụrụokwu ndị a mepụta ahịrị nkenke.

 Ịkwọ ihe agwa ọma pụtara

djka – Agwa oma bu nwata ime omume dj mma. Nwata na-akpa agwa oma anaghj ano n’otu umuaka na-akpa agwa ojoo.

– Ikposjta agwa oma dj iche iche djka:Ikwu ezi okwu, jga ozi,ikele ekele, irube isi,ezughi ohi, alughj ogu,atughj asj, jbja akwukwo n’oge, dgz.

-Ikowa uru jkpa agwa oma bara.

-Iji agwa oma ndj a mebe ahjrj mfe.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Ịkwọwapụta etu mmadụ dị.

– Imebe ahịrị mfe

– Ịkpọsịtasị agwa ọma ụfọdụ ndị ha maara.

– Ide ihe odide

-Imebe nkenke ahịrịmfe.

IZUUKA 3

ISIOKWU

A) ASUSU: Onuogugu

NDINISIOKWU

Igu Onuogugu (50-100)

IHE ONYENKUZI GA-EME

–           Ideputa onuogugu

–           Igu onuogugu -Irugosi onuogugu

–           Iji onuogugu meputa ahjrjmfe. Omumaatu:

1.         Ndj nkuzi anyj dj iri mmadu ise n’onuogugu.

2.         Umuakwukwo lere ule ahu dj narj mmadu ano.

3. Naanj umuaka mmadu iri abuo na ise gafere n’ule ahu.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

–           Iguonuogugu

–           Ide onuogugu

–           Irugosiputa onuogugu.

–           Iji onu ogugumebe ahjrjmfe.

IZUUKA 3b

ISIOKWU

(B) AGUMAGU: Nkenke Ejije

NDINISIOKWU

Ejijie Dj Nkenke: Iru Oru ugbo.

IHE ONYENKUZI GA-EME

–           Iduzi umuakwukwo ime ejije nkenke metutara “oru ugbo”

–           Ikposjta ma deputa akuru- ngwa ndj e ji aru oru ugbo.

–           Ihazi umuakwukwo n’ime ejije

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

–           Ijeputa nkenke ejije metutara oruubi

–           Ikpoputagasj ngwa ndj e jigasjaru oru ugbo

–           Iseputa akurungwa e ji aru oru ugbo.

IZUUKA 4

ISIOKWU

A)OMENALA: Ezi Omume

B)AGUMAGU: Ejije nkenke

NDINISIOKWU

Agwa oma:

i)          Idj ocha

ii)         Ime ihe n’oge

iii)        Nrubeisi

iv)        jhunanya.

Ikwu okwu na telefoonu

IHE ONYENKUZI GA-EME

–           Ikowaputara umuaka agwa oma ndj a.

–           iduzi ha n’imeputa nkenke ejije na-egosiputa agwa oma ndj a.

–           Iji agwa oma ndj a mebe ahjrj mfe.

–           Iduzi umuaka n’ikwu okwu na telefoonu.

–           Ikowaputara ha udj olu, akparamagwa na udj mmegharj ahu na-eso okwu telefoonu.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

–           Ijeputa nkenke ejije na-eziputa-gasj agwa oma ndj a.

–           Ijeputa ejije telefoonu

IZUUKA 5

ISIOKWU

A) ASUSU: jkwoputa Ihe

NDINISIOKWU

Ikowaputa ihe ha nuru na ntj

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikposjta na ideputagasj udj uda dj iche iche ana- anu nantj djka:

i) Uda egbe

(ii) uda ugboala

iii) ube nnunu na anumanu

– Iji uda ndj a mebe ahjrjmfe.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Ikposjtagasj uda ihe ufodu ha na-anugasj.

– Iji uda ndj a mebe ahjrjmfe nke ha.

IZUUKA  5b

ISIOKWU

B) OMENALA: Agwa Ojoo

NDINISIOKWU

Agwa ojoo djka izu ohi, asoghj anya na jtu asj

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikowa ihe bu agwa ojoo. Agwa ojoo bu ime ajo omume.

0 bu mmadu jkpa agwa nke oha na eze anabataghj.

– Ideputa ma kowaputa agwa ojoo dj iche iche

– Ikowa oghom dj n’jkpa agwaojoo.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– jkposjtagasj agwa ojoo ufodu ha maara.

– Ikwuputa oghom ufodu na-eso jkpa agwa ojoo.

IZUUKA 6

ISIOKWU

A) AGUMAGU: Abu na uri dj mfe

B) OMENALA: Agwa ojoo

NDINISIOKWU

Abu na uri dj mfe djka Abu Nwa

i) jtoro mmadu

ii) Enyeghi nsopuru

IHE ONYENKUZI GA-EME

Igu uri na abu nwa dj iche iche.

– Ikowa ihe bu jtorommadu na enyeghinsopuru.

– Ikposjta oghom na-esote jkpaagwa ojoo. – Imebe ahir.i mfe

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

Igu abu na uri ndj ha ma na ndj onye nkuzi deputara

– Iza na jju ajuju

-Inye omumaatu nke ha.

– Imebe ahirj mfe nke ha.

IZUUKA 7

ISIOKWU

A) ASUSU: jkowaputa Ihe

B) OMENALA: Uru Agwa Oma Bara

NDINISIOKWU

Ikowaputa ihe e siri n’imi.

Uru jkpa agwa oma bara

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikwuputa na ideputa udj isi dj iche iche d.ika: isioma, na isi ojoo djka isi nri gbara uka, nri rere oku, ihe rere ure, ihe nwuru anwu dgz.

– Imebe ahjrj mfe metutaran isindj a.

– Ikposjta uru dj n’jkpaagwa oma. Omumaatu:

i) Inwe otito

ii) Irite erere djka ihe onyinye n’aka ndj mmadu

iii) Aha oma

– Imebe ahjrjmfe metutara jkpa agwa oma.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

-Inye omumaatu isi ihe ufodu ha nurula.

– Ikwu ka obi dj ha banyere isi ndj ahu.

– Imebe ahjrj mfe nke ha.

-Inye omumaatu agwa oma nke ha.

– Ikwuputa ihe onyinye ha natarala site n’jkpa agwa oma.

– Imebe ahjrjmfe

IZUUKA 8

ISIOKWU

A) ASUSU: Ikowaputa Ihe

B) AGUMAGU: Abu na uri nd.i d.i mfe

NDINISIOKWU

 Ikowaputa etu ihe ha na-ahu anya na nd.i ha na-emetu aka d.i.

Abu na uri mfe:

i. Abu nd.i e ji eku nwa

ii. Abu egwuregwu

iii. Abu oru

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Ikowaputa odjdj ihe ufodu ha na-ahugasjn’uloakwu- kwo ha djka: oche, osisi, igbe akwukwo, ugbo ojii, okolotoNjjirja, akwukwo, dgz.

– Iji ihe ndj a mebe ahjrj- mfe. Omumaatu:

i) Ugbo ojii ahu dj mbadamba.

ii) Osisi ahu toro ogologo.

iii) Akpa akwukwo ya dj aro.

– Iguputa abu/uri n’olu a na-anu nke oma.

– Ideputa abu n’ugbo ojii

– Iguko uri onu ya n’umu- akwukwo.

– Ikowa uri a guputara.

– Iju ajuju gbasara abu ha guputara.

Omumaatu abu oru: Onye gbuo onye gbuo, onye akpola ibe ya onye okoli, dgz.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Ikowaputa ihe ufodu ha

na-emetu aka na ndj ha na-ahugasj na gburu- gburu uloakwukwo ha.

– Imebe ahjrj mfe nke ha.

– Isonye na ogugu uri na abu.

– Ide ihe odide

– Iju na jza ajuju.

IZUUKA 9

ISIOKWU

A) OMENALA: Agwa oma na Agwa ojoo

B) AGUMAGU: Abu na uri/Egwu d.i mfe.

NDINISIOKWU

Ahuhu na-esote

agwa ojoo

Egwu ofufe a na- agba agba.

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikposjta na ideputa ahuhu/

oghom na-esote jkpa agwa ojoo.

– Iguputara umuaka abu na egwu ofufe ufodu.

– Ikwu oge e ji agba ha.

– Iduzi umuaka n’jgba

egwu/uri n’ogbo.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Inye omumaatu nke ha.

– Iju na jza ajuju

– Isonye n’oguguabu

– Igu egwu ofufendj ha nurula.

IZUUKA 10

ISIOKWU

ASUSU: Ekwumekwu

NDINISIOKWU

Ikowaputa Ihe

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Ikowaputa na iziputa ndjiche dj n’etiti ihe ndj a:

i) ihe ha hum n’anya

ii) ihe ha nuru na ntj

iii) ihe ha siri n’ime

iv) ihe ha meturu aka

– Iji ihe ndj a meputa ahjrj- mfe.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Ikowaputa ihe ndj ha huru, nuru na ndj ha sitere n’imi nagburugburu ebe obibi ha.

-Ikowa odjdj ihe ha

meturu aka.

– Imebe ahjrjmfe.

– Iza ajuju.

IZUUKA 11

ISIOKWU

A) OMENALA: Ndj Igbo.

B) AGUMAGU: Abu na uri dj mfe.

NDINISIOKWU

i)Steeti ndj Igbo

ii) Steeti ndj bu agbataobi ha.

Uru abu/egwu/uri bara

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Ikowa ndj bu ndj Igbo.

-Ideputa na jkposjta

njirimara ndj Igbo. Omumaatu: asusu, ngwa ejije, omenala, dgz.

– Iguputa uri na abu dj mfe.

-Ikowaputa ma deputa uru uri na egwu na-abara mmadu.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

Ikwuputa udjrj ejiji ndj nne na nna ha na-eji.

Ikwuputa udjrj ejiji ndj agburu ozo na-eji.

–           Igu uri

–           Iju na jza ajuju

–           Ide ihe odide

IZUUKA 12: Mmugharj ihe a muru

IZUUKA 13, 14: Ule na Mmechi

SECOND TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY FOUR

                                 PRAỊMARỊ  NKE ANO TAAM NKE ABUO

IZUUKA 1

ISIOKWU

A) ASUSU: Ogugu

B) AGUMAGU: Agwugwa (Gwa m gwa m gwa m)

NDINISIOKWU

Ogugu Aghotaazaa djmfe.

Agwugwa dj mfe

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Ikowa aghotaazaa na usoro/mgbaso ya.

– Iguputa otu aghotaazaa.

-Ikowa okwu ohuru batara n’aghotaazaa.

– Iji okwu ohuru ndj ahu mebe ahjrj mfe.

– Ikowa ihe bu agwugwa.

– Ikwuputa na ideputa agwugwa ufodu

– Inye osjsa ha.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Igu ihe ogugu

– Iju ajuju

-Iza ajuju

– Ide ihe odide.

– Ikwuputa gwam gwam gwa m ndj ha ma.

– Iju na jza ajuju

-Ide ihe odide.

IZUUKA 2

ISIOKWU

A) ASUSU: Ogugu na aghotaazaa.

B) OMENALA: Akaoru nd.i Igbo

NDINISIOKWU

Igu aghotaazaa dj mfe

Udj akaoru ndj Igbo dj iche iche.

IHE ONYENKUZI GA-EME

Iguputa aghotaazaa.

– Ikowaputa isiokwu na okwu ohuru batara n’ederede.

– Ikowa ihe bu “aka oru”.

– Ikposjta na ideputa akaoru ndj Igbo djgasj

iche iche.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Igu aghotaazaa

– Iju na jza ajuju

-Ide ihe odide.

– Inye omumaatu akaoru ndj ha ma.

– Idetu ihe e dere n’ugbo

IZUUKA 3

ISIOKWU

A) ASUSU: Ogugu na aghotaazaa.

B) AGUMAGU: Gwa m gwa m gwa m (Agwugwa) d.i mfe

NDINISIOKWU

Igu ederede d.i mfe.

Ntugharj uche n’ihe a guru.

Iju na jza gwa m gwa m gwa m.

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Iguputa aghotaazaa/ ederede.

– Ikowaputa isiokwu na okwu ohuru dj n’ederede.

– Ime ka umuakwukwo tulekorjta uche gbasara isiokwu ederede.

– Iju umuakwukwo ajuju gbasara isiokwu ha.

– Ikwu na ideputa gwa m gwa m gwa m ufodu.

– Inye osjsa gwam gwa mgwa m.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Itugharj/ikwu uche ha gbasara isiokwu ha.

– jju na jza ajuju

-Ikwu agwugwa ndj ha maara

-Iza ajuju

-Ide ihe odide

IZUUKA 4

ISIOKWU

A) OMENALA: Akaoru ndj Igbo  

B) AGUMAGU: Gwa m gwa m gwa m

NDINISIOKWU

Udj akaoru ndj Igbo d.i iche iche

Igosiputa obiuto na mmasj dj n’jju na jza ha

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Ikposjta na ideputa udj akaoru ndj Igbo dj iche iche.

-Ikowa akaoru ndj a

-Iju umuaka udj akaoru ndj ozo ha maara.

– Iji akaoru ndj a mebe ahjrj- mfe.

– Ideputa agwugwa dj iche iche.

– lju umuaka osjsa ha.

– Inye osjsa ha

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

-Ikpoputa akaoru ndj Igbo ndj ha maara

-Idetu ihe e dere n’ugboojii.

– Ikowa etu obi na-adj ha mgbe ha na-eme agwugwa

– Idetu ihe odide

IZUUKA 5

ISIOKWU

A) ASUSU: Aghotaazaa.

B) AGUMAGU:Mu Ndj Igbo.

NDINISIOKWU

Oguguotu aghota- azaa dj mfe.ilu Igbo dj mfe

IHE ONYENKUZI GA-EME

lguputa otu aghotaazaa a hoputara.

– Ikowa okwu ohuru batara n’ederede ha.

-lju ajuju site n’ihe a guru.

– Ikowa ihe bu ilu

– Itu ilu ole na ole dj mfe.

– Inye nkowa ha.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

-Isonye n’ogugu aghotaazaa

– Iza ajuju

– Ikowa ihe ilu putara.

– Inye omumaatu nke ha.

– Ide ihe odide.

– Iju na jza azjza.

IZUUKA  6

ISIOKWU

A) ASUSU: Edemede nduzi

B) OMENALA: Akaoru

NDINISIOKWU

Odide edemede

nduzi:Udj Akaoru nd.i Igbo kpomkwem n’ufodu obodo.

Akaoru nd.i Igbod.iiche iche

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikowa ihe buedemede

– Ikwu ma desita ihe ndj a na-atu anya n’edemede na usoro mgbaso edemede djka: isiokwu, ahu edemede na nkebi ole na ole.

– Ikowa ihe bu akaoru

– Ikposjta akaoru dj iche iche e jiri mara ndjIgbo.

– Iji akaoru ndj a mebe ahjrjmfe.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Iju na jza ajuju

– ide ihe odide

-Ikwu ihe ndj obodo ha na-arukarj e jiri mara ha.

-Imebe ahjrj mfe

-Iju na jza ajuju

-Idetu ihe odide.

IZUUKA 7

ISIOKWU

A) AGUMAGU: Ilu dj mfe

B)Omenala : Akaorund.i Igbo

NDINISIOKWU

Ilu Igbo dj mfe Uru akaoru bara

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikowa ihe ilu putara.

– Itu ma deputa ilu djmfe.

– Ikowa ilu ndj a turn.

-Ikposjta na ideputa uru ndj a na-eritegasj n’inwe akaoru.

-Iji akaoru ndj a mebe ahjrjmfe.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Itu jlu ufodu dj mfe ndj ha nurula

– Idetu ihe e dere n’ugbo

-Ikwuputa uru ndj ha mara dj n’inwe akaoru

-Ideputa ihe e dere n’ugbo ojii

– Imebe ahjrj mfe nke ha.

IZUUKA 8

ISIOKWU

ASUSU: Edemede Nduzi

NDINISIOKWU

Njirimara edemede nduzi

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ideputa njirimara nkebi edemede nduzi

– Inye nduzi banyere ideputa nkenke edemede iji nye omumaatuide edemede otu nkebi a haziri ahazi.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Iju ajuju – Ideputa nkenke

edemede e nyere ha.

IZUUKA 8b

ISIOKWU

B) OMENALA: AkaoruNdMgbo

NDINISIOKWU

Akaoru nd.i Igbo na Uru ha bara

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikpos.ita akaoru nd.i Igbo gasi

-Ikowa uru ha bara.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Inye omumaatu nke ha

– Ideputa ihe odide.

IZUUKA  9

ISIOKWU

A) ASUSU:Edemede Nduzi

B) AGUMAGU: Ilu d.i Mfe

OMENALA: Akaoru nd.i Igbo

NDINISIOKWU

Ide Edemede Nduzi

Ihe mmuta d.i na ilu

Iziputa mmasi enwere banyere Akaoru di iche iche

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Iduzi umuakwukwo n’ide edemede nke ha.

– Iji nduzi e nyere dee otu nkebi edemede (Edemede otu nkebi a haziri ahazi.

– Ikpos.ita ma deputa ilu Igbo nd.i d.i mfe

-Inye nkowa ha.

– Iweputara umuakwukwo ohere na onodu maobu egwuregwu ga-eme ka ha ziputa mmasj ha nwere

n’otu oruaka.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Ideputa nkenke edemede

– Iju ajuju

– Iza ajuju

– Inye omumaatu ilu nd. ha maara.

– Izu na .za ajuju

-Ide ihe odide.

– Isonye n’egwuregwu.

– Iju ajuju

– Iza ajuju

IZUUKA 11: Mmugharj na ule

IZUUKA 12: Ule na mmechi

Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 4 Federal, Ikowaputa ihe, agba ha, agwa oma ndj a, Schemeofwork.com

THIRD TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY FOUR

                           PRAỊMARỊ  NKE ANO TAAM NKE ATO

ISIOKWU 1

A) ASUSU:Ekwumekwu

B) AGUMAGU: Akuko jfo

NDINISIOKWU

Mkparjtauka

ii) Uru akuko ifo bara

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikowa mkpar.itauka na ndj na-akparjtauka

-Kowaara ha usoro e si eme mkparjtauka. Omumaatu: ekele na jju ase

– Nkwulite isiokwu uka

-okwukwu, ogige, ntule uche na nzaghachi

– Ikowa ihe bu akuko ifo

– Ikowa uru akuko ifo na- abara ndj Igbo

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Igosiputa ka e si eme mkparjtauka n’etiti umuakwukwo

– Iju ajuju

– Idebanye ihe e dere n’ugbo n’ime akwukwo ha

-Ikoputa nkenke akuko ifo ndjha maara.

-Ikwuputa uru ufodu ha chere n’akuko ifo bara.

IZUUKA 2

ISIOKWU

A) ASUSU: Ekwumekwu

NDINISIOKWU

Mkpar.ita uka |zu na ire ah.ia

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Iziputa onodu jzu na ire ahja

-Ikwuputa ihe ndj a na- ahugasj n’onodu ahja

– Iduzi umuaka n’imebe obere egwuregwu metutara jzu na iri ahja.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

-Ime mkparjtauka

– Iju ajuju

– Ime obere egwuregwu metutara azumahja

IZUUKA 2B

ISIOKWU

B) OMENALA: Njirimara Ndj Igbo

NDINISIOKWU

i. Nri ndj Igbo dj iche iche

ii. Etu e si eri ha

iii. Nri ndj ozogasj na- amasj ha.

IHE ONYENKUZI GA-EME

-|kposjta aha nri e jiri mara ndj Igbo

-Ikwuputa etu e si erigasj ha djka: otjta, olulo,

ohuhu, osisi, ohuhu.

Inye umuaka ohere ikwuputa aha nri ufodu ndj na-amasj ha na ihe

mere nri ndj ahu ji amasj ha.

-Iji aha nri ndj a mebe ahjrjmfe.

Omumaatu:

i)          A na-esi ji.

ii)         A na-ahu ji n’oku.

iii)        Nne m na-asu utara ji.

iv)        Nne m na-ako ede.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

-Ikwuputa aha nri ndj Igbo ndj ha maara.

– Ikwuetu e si erinri ndj a.

– Ikwu aha nri ndj ozo na-amasj ha na ihe mere o jiri amasj ha.

– Imebe ahjrjmfe nke ha.

– |ju ajuju.

IZUUKA 3

ISIOKWU

OMENALA: Njirimara Ndj Igbo

B) AGUMAGU: Akuko Ifo

NDINISIOKWU

i.          Asusu

ii.         Ejiji na ngwa ejiji nd j Igbo

Akuko ifo na-akuzi ezi omume

IHE ONYENKUZI GA-EME

–           Ikowa ihe bu asusu na Ejiji.

–           Ikowaputa ngwa ejiji ndj Igbo dj iche iche.

Omumaatu: Uwe, Ichafu isi, akwa omuma, ola ntj, uwe, okpu, ihe olu, jigida, ugbeneugo, dgz.

–           Igosiputa eserese na- egosi ndj jiri ejiji Igbo nakwandj jiri ejiji ndj mba ozo

–           Iko nkenke akuko ifo na-akuzi ezi omume.

-Ikowaputa ihe mmuta dj n’akuko ifo.

–           Ikowa okwu ohuru batara n’akuko

-Iji okwu ohuru ndj ahu mebe ahjrjmfe.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

–              Ikposjta ngwa ejiji ndj Igboha maara.

–              Ikoakukoifo nke ha

–              Ikwuputa ihe mmuta dj n’akukoifo ha nuru.

–              Imebe ahjrjmfe nke ha.

IZUUKA 4

ISIOKWU

  1. OMENALA:Nri Ndj Igbo
  2. AGUMAGU: Akuko ifo

NDINISIOKWU

Isiputa otu nri ndj Igbo

iii. Akuko ifo na-akuzi jdjike oru

IHE ONYENKUZI GA-EME

–           Idunye umuakwukwo n’iwekota ngwa ha ga-eji

esi nri ndj a.

–           Ikowa etu e si esi nri ndj a hooro.

–           Iduzi ha n’isi udj nri a hoputara.

–           Iko otu akuko ifo na- akuzi jdj ike oru

–           Ikowa agwa na okwu ohuru batara n’akuko ifo -Iji okwu ohuru ndj ahu mebe nkenke ahjrj mfe.

–           Ikwu ihe mmuta dj n’akuko a koro.

–          

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

–              Iwekota ngwa e ji esi otu nri ndj Igbo.

–              Ikowa etu e si esi nri ndj na-amasj ha.

–              Isiputa nri ndj ahu n’onwe ha.

–              Ikwu ihe mmuta sitere n’akuko ifo ahu

–              Iza ajuju

–              Imebe ahjrj mfe nke ha

IZUUKA 5

ISIOKWU

  1. Mkparjtauka
  2.  Akụkọ ifo

NDINISIOKWU

Ejije Nkenke: Ịzụ na ire ahịa

Akụkọ ifo metụtara nsọpụrụ na nnụpuisi metụtara nsọpụrụ na

nnupụisi

– Ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’akụkọ a kọrọ

– Ikwu ihe mmụta dị n’akụkọ ifo

IHE ONYENKUZI GA-EME

Iduzi umuaka n’ime ejije nkenke metutara jzu na ire ahja, jkwe onu ahja na jkwu ugwo ihe ha zuru.

–           Imebe ahjrj mfe metutara jzu na ire ahja.

–           Iko otu akuko ifo  metụtara nsọpụrụ na nnupụisi

– Ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’akụkọ a kọrọ

– Ikwu ihe mmụta dị n’akụkọ ifo.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

Ime nkenke ejije

– Imebe ahịrịmfe

– Ịza ajụjụ.

– Ịkọ akụkọ ifo

– Ikwu ihe mmụta sitere n’akụkọ ifo ha nụrụ.

IZUUKA 6

ISIOKWU

A) ASỤSỤ: Ịzụ na ire ahịa

B) OMENALA: Ejiji Ndị Igbo

NDINISIOKWU

MKPARjTAUKA

Uzo mgbochi mmegbu onye na-azu ah.ia

  1. Udj ejiji dj iche iche
  2. ii. Mkpa/ Uru ejiji bara

IHE ONYENKUZI GA-EME

–           Ikowa jzu na ire ahja

–           Ikowa ihe bu mmegbu

–           Ikwusita uzo dj iche iche

Ore ahja nwere ike isi megbuo Ozu ahja. Djka: iji ntu awara awa, jtu asj, enyezughj ufo ego (change),ire ngwa ahja ruru aru/mebiri emebi, dgz.

–           Inye ha ohere jkparjta- uka n’uzo a ga-esi gbochie mmegide na-adj n’uzu ahja.

–           Igosiputa eserese na- egosi ndj jiri ejiji Igbo dj iche iche

–           Ikowa ngwa ejiji, umu- agbogho na umunwoke.

Ikowaputa uru dj iche

iche ejiji na-aba. Omumaatu:

i)          Eji ya amata agburu onye si.

ii)         O na-enye aka n’jkwalite omenala mba, dgz.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

–              Ikparjtauka

–              Ikwu uche ha banyere mmegide na-adj n’ozuzu ahja.

–              Ide ihe odide

–              Iju ajuju

–              Iza ajuju.

–              Iju ajuju

–              Iza ajuju

IZUUKA 7

ISIOKWU

A) AGUMAGU:

Akuko ifo

B) OMENALA:

Ejije nd.i Igbo kpomkwem

NDINISIOKWU

Akuko ifo metutara aghugho

Ngwa ejiji ndi Igbo chiri echichi

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Iko otu akuko ifo metutara jgho aghugho.

– Ikowaputa agwa ndi batara n’akuko ifo.

– Ikwu ihe akuko ifo na- ako maka ya.

– Ikowaputa okwu ohuru batara n’akuko.

– Iji okwu nd.i a mebeahjrjmfe.

– Ikwuputa ngwa ejiji ndj Eze, Loolo, na ndi chiri echichi

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Ikwu ihe mmuta sitere

n’akuko ahu.

– Ikwu uche ha gbasara agwa ufodu putara ihe n’akuko ifo.

– Iji okwu ohuru mebe

ahjrjmfe.

– jza ajuju

– Iju ajuju

IZUUKA  8

ISIOKWU

 A) ASUSU: Mkparjtauka

B) Omenala: Njirimara Ndj Igbo

NDINISIOKWU

i. Uzo mgbochi

mmegbu onye na-azu ahia.

i.          Omenala ndj Igbo

ii.         Uru ya

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikposita ma deputa uzo ndi e nwere ike iji gbochie mmegbu Ozu ahia. Dika:

Iji ezigbo ntu di mma, ire

ngwa ahia di mma, iwezugha itu asi na aghugho,dgz.

– Ikowaputa ihe bu

Omenala

– Ikpositasi omenala ufodu dika: igba mgba, igu nwa aha, izu ahia

nwa, iri ji ohuru,dgz.

– Ikowa uru omenala bara.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

– Ikwu uche ha gbasara ihe a ga-eme iji gbanahu mmegbu na-adi n’izu ahia na ire ahia.

– Iju na iza ajuju

– Ide ihe odide

IZUUKA 9

ISIOKWU

A) ASUSU: Mkparjtauka

B) AGUMAGU: Akuko ifo

NDINISIOKWU

i) Ejije nkenke na-

egosi mkpar.ita di n’etiti Ozu ahia na Ore

ahia.

  1. Akuko ifo metutara ezi enyi
  2.  Akuko ifo metutara jhunanya

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Iduzi umuakwukwo n’ime nkenke ejije iji gosiputa mkparita uka di

n’etiti Ore ahia na Ozu ahia.

– ^wu/ikowaputa udiri mmeghari ahu na-eso izu na ire ahia.

–           Iguputa/ iko otu akuko ifo metutara ezi enyi.

–           Ikowa okwu ohuru batara ederede

aguputara.

–           Iguputa/ jko otu akuko ifo metutara jhunaanya.

–           Ikowa okwu ohuru batara ederede aguputara

– Iji okwu ohuru ndj a mebe ahjrj mfe .

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

-Imeputa nkenke ejije

ime klasi.

– Iju ajuju

– Iza ajuju.

– Ikwuputa ihe ha mutara n’akuko

-Iko akuko ifo nke ha.

– Ikwuputa ihe ha

mutara n’akuko

-Iko akuko ifo nke ha.

– Imebe ahjrj mfe nke ha.

IZUUKA 10

ISIOKWU

A) Omenala: Mkparjtauka

B) AGUMAGU: Akuko ifo

NDINISIOKWU

i) Mmas.i umuaka nwere banyere ejiji mba dj iche iche.

ii) Akuko ifo metutara iso otu ojoo

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Ime ka umuakwukwo

kwuo uche ha banyere ejiji mba dj iche iche, ndj

na-amasj na ndj anaghj amasj ha.

– Iguputa/ jko otu akuko

ifo metutara iso out ojoo.

– Ikowa okwu ohuru batara n’ederede aguputara

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

-Iza ajuju

-Iju ajuju

-Ikwu uche ha

-Ikwu ihe mmuta sitere n’akuko ifo.

– jju na jza ajuju

IZUUKA 11

ISIOKWU

A)OMENALA: Ekwumekwu:

B) Aghotaazaa

NDINISIOKWU

i) Mkpa o dj jkwalite omenala Igbo.

ii) Ogugu aghotaazaa  a hoputara

IHE ONYENKUZI GA-EME

– Iduzi umuakwukwo n’ime mkparjtauka n’isiokwu a.

– Iguputara umuakwukwo aghotaazaa a hoputara.

–           Ikowa isiokwu dj n’aghotaazaa.

–           Ikowa okwu ohuru batara n’ihe a guru

–           Iji okwu ohuru ndj ahu mebe ahirjmfe

–           Iju ajuju gbasara ihe ha guru

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

Ime mkparjtauka

– Iju na jza ajuju.

– Igu aghotaazaa

–              Iju ajuju

–              Iza ajuju

–              Ide ihe odide

IZUUKA 12

ISIOKWU

A)ASUSU: Mkparjtauka

B)AGUMAGU: Akuko ifo

NDINISIOKWU

i)Azumahja

ii)Ide/jko otu akuko ifo metutara isiokwu masjrj ha.

iii)Ihe mmuta dj n’akuko ifo

IHE ONYENKUZI GA-EME

Ikwuputa udj azumahja e nwegasjrj

-Inye umuakwukwo ohere ikwu udj azumahja na-amasj ha na ihe mere o jiri amasj ha.

-Idunye umuakwukwo n’jko/ide otu ifo masjrj ha

na ihe mmuta dj n’akuko ifo ahu.

IHE UMUAKWUKWO GA-EME

           Ikwu uche ha banyere azumahja dj iche iche.

–           Ikowaputa udj azumahja ndj na-amasj ha

–           Iju na jza ajuju

–           Ide akuko ifo masjrj ha.

–           Iko akuko ifo masjrj ha

IZUUKA 13 : MMUGHARI IHE AMURU

IZUUKA 12 : ULE NA

Share this Article
Leave a comment
adbanner