Igbo Language Scheme of Work for SS 1 Federal

23 Min Read
Schemeofwork.com
Scheme of Work

FCT Senior Secondary Humanity Syllabus. Federal Igbo Language Scheme of Work for SS 1. Ọmụmụ  Mkpọaha Schemeofwork

ASỤSỤ IGBO SS ONE, TAM NKE MBỤ

  IZUỤKA     1.                         2.                             3.                       4.                       5.                           6.                         7.                             8.                             9.                           10.                           11.                       12.   13.   14.  ISIOKWU / NDỊNISIOKWU     ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ abịdịị Igbo na nkewa ya n’ụzọ abụọ OMENALA: Ekwumekwu: Nkọwa ezinụlọ na ndị mebere ya AGỤMAGỤ: Nkọwa agụmagụ na nkewa ya n’ụzọ abụọ – ọdịnala na ụgbu a             ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa ụdaume Igbo na nkewa ya (ụdamfe na ụdaarọ) OMENALA: Ụdị ezinụlọ dị iche iche (dk. mkpuke, mkpuke ụbara, mbisa) AGỤMAGỤ: Ọmụmụ akụkọ ọdịnala (Dịka: akụkọ nkọkịrịkọ, okike, ihe mere)             ỤTỌASỤSỤ: Nkewa Mgbochiume : Nge, mkpị, myiriụdaume, ndagba myiri-ụdaume OMENALA: Ekwumekwu- Ọrụ nne, nna, ụmụaka n’ezinụlọ AGỤMAGỤ: Abụ Ọdịnala dk: Abụ nwa, abụ ejije, dgz.         ỤTỌASỤSỤ: Mmụba  Mkpụrụokwu: Nkejiokwu – Nkọwa na usoro ya (Dịka: v, vc, cvc, vcv, dgz). OMENALA: Nrubere Onye N’ezinụlọ – nne, nna, ụmụaka. AGỤMAGỤ: Ejije Ọdịnala dk: Oro, okereke okereke, akpankolo, dgz.         ỤTỌASỤSỤ: Ọnụọgụgụ (1-1000)  OMENALA: Uru Ezinụlọ bara na ndụndị Igbo(dk; n’ọchịchị ebe ezinụlọ na-enye aka na nzụlite ndị bara uru n’obodo AGỤMAGỤ: Agụmagụ ụgbu a na ụdị ya (Iduuazị, abụ, ejije) na ọmụmaatụ ha dị iche iche.               ỤTỌASỤSỤ: Ọnụọgụgụ: Nọmba mpekele ½, nọmba ọgwa 4 ½, nọmbanke 1st,  10th. OMENALA: Alụmdi na nwunye: Nkọwa ihe bụ alụmdi na nwunye, omenala na-eso ya dk: ibu mmanya, ime ego, ịgba nkwụ, onyeaka ebe na ịgba alụkwaghị. AGỤMAGỤ: Usoro nnyocha abụ, ọmụmụ abụ abụọ a họọrọ.        ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa Ahịrịmfe Igbo na Nkenụdị ya. OMENALA: Uru alụmdi na nwunye bara, mmepụta ya n’ejije. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ otu akwụkwọ ejije a họọrọ.                   ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Ahịrịmfe na Ahịrịukwu OMENALA: Ahụike Ntọrọbịa – Omume ndị na-akwalite Ahụike dịka idebe onwe na gburuburu ha ọcha AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ ejije dịka n’izuụka gara aga.                 ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Ahịrịnha na Ahịrịokwu ndị ọzọgasị. OMENALA: Ahụike Ntorọbịa: Omume na-ebute ọrịa dịka adịghị ọcha. AGỤMAGỤ: Nnyocha otu abụ a họọrọ dk: Aha abụ, aha odee abụ, isiokwu na ndịna isiokwu abụ, Nhazi abụ, asụsụ nka ode webatara n’abụ.           ỤTỌASỤSỤ: NKEJI ASỤSỤ IGBO – Nkọwa na Ụdị ya dị iche iche OMENALA: Ọmụmụ agwa (kọlọ) dị iche iche dịka oji, odo, ọcha, dgz. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ otu akwụkwọ iduuazị a họọrọ                 ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Mkpọaha (Aha dị iche iche) OMENALA: Njirimara ndị Igbo, nkọwapụta ụzọ dị iche iche e ji ama ndị Igbo (dk ejiji, asụsu, nri, steeti, dgz). AGỤMAGỤ: Ọmụmu otu Iduuazị a họọrọ         MMỤGHARỊ IHE A KUZIRI NA TAM   ULE   ULE NA MMECHI  IHE OMUME NA NGWA NKỤZI     IHE ỤMỤAKWUKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ abịdịị 2. Ịrụgosi ha 3. Ịkọwa ezinụlọ na ndị mebere     ya. 4. Ịkọwa ihe agụgụmagụ bụ na     ikewa ya 5. Ịgụ na ide ihe odide NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto, eserese, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, chaatị, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkọwa ụdaume 2. Ikewapụta ụdaume 3. Ịkọwa ezinụlọ 4. Ịkposịta ụdị ezinụlọ  e     nwegasịrị 5. Ịkọ akụkọ ọdịnala ndị ha     maara 6.  Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, chaatị, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ime nkewa mgbochiume 2. Ịrụgọsị ha n’ahịrịokwu 3. Ikwupụta ọrụ nke onye ọ     bụla n’ezinụlọ. 4. Ịgụ abụ ọdịnala dị iche iche NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ abụ a họọrọ, chaatị, ụgbọ ojii, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgosị usoro mkpụrụokwu 3. ikwupụta nrubere onye ọ     bụla n’ezinụlọ 4. Ijepụta ejije ọdịnala dị iche     iche NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ ọnụọgụgụ 2. Ịrụgosi ọnụọgụgụ 3. Idepụta ọnụọgụgụ n’Igbo 4. Ikwupụta uru ezinụlọ     bagasịrịndị Igbo 5. Ịkọwapụta agụmagụ ugbu     a na ikewagasị ya. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tapụ rekọda, chaatị, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịgụ ọnụọgụgụ 3. Ịrụgosị  na depụta ọnụọgụgụ 4. ịkọwa alụmdi na nwunye na       omenala na-esota ya 5. ịkowa usoro nnyocha abụ 6. Ime nnyocha abụ. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ abụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ahịrịmfe 2. Ịkpọsita nkenụdị ahịrịmfe 3. Inye ọmụmaatụ ụdị  ahịrịmfe     dị iche iche Ikwu uru alụmdi na nwunye       bara 5. Ịgụ akwụkwọ ejije NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị na akwụkwọ ejije, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkọwa na ịrụgosi ahịrịokwu     dị iche iche 3. Inye ọmụmaatụ  ahịrị –     mfe/ukwu 4. ịkọwa ahụike na ihe ndị     na-akwalite ahụike 5. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ ejije, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkọwa na imepụta ụdị ahịrị-     okwu na ahirịnha dị iche     iche 3. Ikwupụta omume ufọdụ     gasị ndị na-ebute ọrịa 4. Ịgụ na ime nnyocha abụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị na akwụkwọ abụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ikwupụta ụdị nkejiasụsụ dị    iche iche. 3. Ikwu na ịrụgosi  ụdị kọlọ dị    iche iche 4. Ịgụ akwụkwọ iduuazị na    ide ihe odide   NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ iduuazị a họọrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ikwu njirimara ndị Igbo 3. Ịrụgosi mkpọaha n’ahịrị-    okwu 4. Ịgụpụta akwụkwọ iduuazị    na ide ihe odide NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ klasị na akwụkwọ iduuazị a họọrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, maapụ, dgz.  

FCT Senior Secondary Humanity Syllabus. Federal Igbo Language Scheme of Work for SS 1 Schemeofwork

ASỤSỤ IGBO SS ONE TAM NKE ABỤỌ

  IZUỤKA         1.                             2.                         3.                         4.                               5.                                6.                         7.                                   8.                                9.                         10.               11.     12.   13.           ISIOKWU / NDỊNISIOKWU     ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ  Mkpọaha – Nnọchiaha na Nnọchimpesịn, Iji ha mebe ahịrịokwu OMENALA: Njirimara Ndị Igbo – Asụsụ, olundị na Igbo Izugbe AGỤMAGỤ: Ọmụmụ akwụkwọ iduuazị a họọrọ           ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Mkpọaha – Njụajụjụ na ọnụọgụgụ OMENALA: Njirimara Ndị Igbo – Ọmụmụ Nrị Ndị Igbo, etu e si esipụta otu n’ime nri ndị Igbo AGỤMAGỤ: Ọgụgụ abụ abụọ a họorọ             ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Ngwaa na ụdị  ya dị iche iche OMENALA: Ọchịchị Ọdịnala Igbo – Nkọwa ya, mgbe ọ malitere, usoro, njirimara na uru ya. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ abụ ọzọ a họọrọ           ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Nkọwaaha na Nkenụdị ya. OMENALA: Ọchịchị Ọdịnala Igbo:  Òtù dị iche iche ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ọchịchị obodo.  (1)  ọgbọ/uke/ebiri, usoro abamaba, ọrụ na uru ha.  AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara           ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Nkwuwa OMENALA: Ọchịchị ọdịnala (2) Nze na ọzọ, usoro echichi, ọrụ na uru ha. AGỤMAGỤ: Nkọwa atụmaatụokwu na ụdị ya dị iche iche, uru ha bara n’edemede.           ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Mbuụzọ OMENALA: Ọchịchị ọdịnala (3) ụmụọkpụ na ịyọm, lọọlọ AGỤMAGỤ: Ọmụmụ ilu Igbo na nkọwa ya.          ỤTỌASỤSỤ: Ọrụ “na” n’ahịrịokwu Igbo dk. Mbuụzọ, nnyemakangwaa, isingwaa, dgz.   OMENALA: Njirimara ndị Igbo: Ọrụ aka – Nkọwa isiokwu, ụdị ya, uru ọ bara na mkpa ọ dị ịkwalite ọrụaka ndị a. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ akpalaokwu dị iche iche na nkowa ha.           ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Njikọ OMENALA: Obodo dị iche iche na ọrụ aka e jiri mara ha n’ala Igbo AGỤMAGỤ: Ọmụmu ụkabụilu.                     ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Mgbakwụnye – Ndịnihu, ndịnazụ, na nnọnetiti. OMENALA: Njirimara ndị Igbo, ịgba mbọ/ ichuchu, ime nwanne, ichere ibe ha, dgz. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara           ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmu Ntimkpu na olundị pụtara ihe na ya dịka ọkọọ, ihiyee, Ewooh, dgz. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họọrọ       MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM     ULE   ULE NA MMECHI  IHE OMUME Na NGWA NKỤZI     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgosi mkpọaha,     nnọchiaha na nnọchimpesịn     n’ahịrịokwu 3. Ikwu njirimara ndị Igbo 4. Ịgụ akwụkwọ iduuazị na ide     ihe odide NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgosi mkpọaha na njụ-     ajụjụ n’ahịrịokwu 3. Iji ha mepụta ahịrịokwu 4. Ikwu njirimara ndị Igbo 5. Ịgụ abụ 6. Ikwupụta ụfọdụ nrị ndị Igbo    na etụ e si esipụta ha. NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, chaati, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa ihe ngwaa pụtara 3. Ịrụgọsị ngwaa n’ahịrịokwu 4. Ikwupụta uru dị n’ọchịchị    ọdịnala. 5. Ịgụ abụ a họpụtara. NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họọrọ, chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, dgz.       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ikwupụta nkeụdị nkọwa     aha 2. Ịrụgosị nkọwaha n’ahịrị-      okwu 3. Ikwu ọrụ na uru òtù  ọgbọ     dị iche iche 4. Ikwupụta usoro e si aba     òtù nke ọ bụla.  5. Ịgụ akwụkwo ejije. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikọwa na inye omụmaatụ     nkwuwa n’Igbo 2. Ikwu usoro echimechi nze     na ọzọ 3. Ikwupụta uru na ọghọm     na-eso echimechi ndị a 4. Inye ọmụmaatụ ụdị    atụmatụokwu ndị nwegasịrị. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, foto/eserese   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịrụgosị mbuụzọ n’ahịrịokwu 3. Ịkọwa ọchịchị ọdịnala 4. Ịtụ na ịkọwapụta ilu Igbo dị     iche iche. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, Kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịrụgosi “na” n’ahịrịokwu   3. Ikwupụta ọrụ “na” dị iche     iche 4. Ikwupụta ọrụaka ndị Igbo      ụfọdụ na uru ha 5.  Inye ọmụmaatụ akpala-      okwu na nkọwa ha NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwapụta ihe bụ njikọ 2. Ịrụgosị mkpụrụokwu e ji     ezipụta njiko 3. Inye ọmụmaatụ ahịrị –     okwu na-egosipụta njikọ 3. Ịkpọsịta aha obodo na ọrụaka ha 4. ịkọwa ụkabụilu na inye       ọmụmaatụ ha gasị NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, Kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ihe bụ mgbakwụnye    na ụdị ya gasị 2. Ikwu ihe bụ njirimara ndị    Igbo 3. Ịgụ akwụkwọ ejije 4. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa  ntịmkpu na olundi 2. Irugosi ha n’ahịrịokwu 3. Inye ọmụmaatụ ha gasị 4. Ịgụ akwụkwọ ejije NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam

ASỤSỤ IGBO SS ONE TAM NKE ATỌ

  IZUỤKA     1.                       2.                           3.             4.                       5.                       6.                           7.                               8.           9.                           10.               11.       12.   13.    ISIOKWU / NDỊNISIOKWU     ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa ihe bụ edemede na ụdị yagasị OMENALA: Nkụzi ihe ọmọgwọ bụ na ihe a na-emegasị n’oge ọmọgwọ AGỤMAGỤ: Nnyocha  akwụkwọ Iduuazị a họọrọ, agwa dị iche iche pụtara na ya         ỤTỌASỤSỤ: Odide edemede mkparịta- ụka OMENALA: Nkọwa ọmụmụ, ibe ugwu, ikupụta nwa na ihe e ji eme ya. AGỤMAGỤ: Nnyocha akwụkwọ ejije a họpụtara na ọmụmụ agwa dị iche iche pụtara nay a.             ỤTỌASỤSỤ: Ọdịdị edemede akọmakọ OMENALA: Nkowa ihe bụ ọjị , uru ọ bara, ibe ọjị gbara na mpụtara ya   AGỤMAGỤ: Nnyocha akwụkwọ iduuazị na agwa pụtara ihe na-ya ỤTỌASỤSỤ: Odide edemede ekwumekwu OMENALA:  Ọmụmụ usoro ihe   ọjị/nzu na ihe ndị ọzọ na-anọchite anya ọjị   AGỤMAGỤ: Nnyocha akwụkwọ iduuazị na agwa dị na ya. ỤTỌASỤSỤ: Odide edemede nkọwasị OMENALA: Ọmụmụ omenala : Ịnabata ọbịa AGỤMAGỤ: Nnyocha akwụkwọ iduuazị na omenala pụtara ihe na ya.       ỤTỌASỤSỤ: Odide edemede nkọwami OMENALA: Ọmụmụ izu na izuụka AGỤMAGỤ: Nnyocha akwụkwọ iduuazị na omenala pụtara ihe na ya.             ỤTỌASỤSỤ: Olilo ụdaume- Ọmụmụ Olilo ihu na ọlilo azụ OMENALA: Usoro ọgụgụ ọnwa na afọ AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na aghọtazaa sitere n’akwụkwọ ejije a họọrọ               ỤTỌASỤSỤ: Olilo ụdaume – ọmụmụ olilo nlofo, mmakọ na nlocha OMENALA: Nrubere onye   diọkpara n’ezinụlọ. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na aghọtazaa sitere n’akwụkwọ iduuazị a họpụtara.           ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ ndapu udaume na ndapu mgbochiume OMENALA: Nrubere onye ada n’ezinụlọ AGỤMAGỤ: Ntụgharị akpaalaokwu                 ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa ihe bụ aghọta-azaa na usoro ọzịza ajụjụ ya OMENALA:Nsogbu na-esite n’ịṅụọgwụ  aghara aghara AGỤMAGỤ: Ntụgharị ilu     MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM     ULE   ULE NA MMECHI  IHE OMUME NA NGWA NKỤZI     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa edemede na ikwupụta     ụdị edemede gasị 3. Ịkọwa omọgwụ na ihe a na-     emegasị n’oge a 4. Ịgụ akwụkwọ iduuazị na ịkọwa uche ha gbasara ụfọdụ agwa NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkparịtaụka n’otu isiokwu a     họpụtara 2. Ịkọwa ihe ụfọdụ a na-emegasị     n’oge a na-ebi ugwu /ekupụta     nwa 3. Ịgụ akụkwọ ejije na inye   nkọwa gbasara agwa pụtara    n’ejije 4. Ijụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, chaati, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz.   IHE ỤMỤAKAWỤKWỌGA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịjụ na ịza 3. Ịnye nkọwa ọjị , mpụtara na uru     ya gasị 4. Igụ akwụkwọ iduuazị 5. Ịkọ gbasara agwa ụfọdụ pụtara      ihe NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ iduuazị a họọrọ, chaatị,   akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, nzu, ọjị, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ide edemede 2. Ịkọwa ọbịa na ụzọ e si anabata     ya. 3. Ịgụ na ịtụle akwụkwọ iduuazị     ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ iduuazị a họọrọ, ụgbọ ojii, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz.       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ide edemede nkọwami 3. Ịgụ izu na izuụka n’Igbo 3. Ịgụ akwụkwọ iduuazị 4. Ịchọpụta omenala ndị     gbara elu na ya NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasi , akwụkwọ iduuazị, ụgbọ ojii, foto/eserese     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwapụta olilo ụdaume na ụdị    ya 3. Ịgụpụta ọnwa na afọ 4. Ịgụ aghọtazaa 5. Ịza ajụjụ sitere n’aghọta- Azaa/ejije a họọrọ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam,  chaatị ụdaume, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ikwu na inye ọmụmaatụ ụdị olilo       dị iche iche 3. Ikwu nrubere diokpara 4. Ịgụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ iduuazị, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, chaatị ụdaume, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ndapụ ụdaume na      mgbochiume 2. Inye ọmụmaatụ ndapụ ụdaume na mgbochiume 3. Ikwupụta nrubere onye ada     n’ezinụlọ 4. Ime ntụgharị NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịjụ na ịza ajụjụ 3. Ịkparịtaụka gbasara nsogbu    na-apụta n’ịṅụ ọgwụ aghara    aghara 4. Ime ntụgharị NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tepurekoda, redio, dgz.

FCT Igbo Language Scheme of Work Schemeofwork

Share this Article
Leave a comment