Igbo Language Scheme of Work Primary 2 Federal

9 Min Read
Schemeofwork.com
Scheme of Work

Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 2 Federal, kụkụ ahụ ha, Mkpọpụta ọnụọgụgụ, Schemeofwork.com

FIRST TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY TWO

ASỤSỤ IGBO PRAỊMARỊ 2 TAM NKE ABỤỌ

IZUỤKA 1

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

URI EJIJE

1.Nhọpụta ndị ga-agba uri naejije

2.Ngwa na ejije ndị e ji eme uri ejije.

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1.            Ige ntị,

2.            Ịjụ ajụju

3.            Ịhazi ngwa ejije

4.            Ịmụ uri ejije

NGWA NKỤZỊ

Nkwago obom, ụmụaka n’onwe ha, ngwa ejije.

IZUỤKA 2      

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

URI EJIJE

1.            Ịgba uri ejije

2.            Nhazi ihe ndị a niile ka ha nọrọ n’ụdị kwesiri ekwesi

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1.            Ige ntị,

2.            Ịjụ ajụju

3.            Ịhazi ngwa ejije

4.            Ịmụ uri ejije

5.            ịgba uri ejije

NGWA NKỤZI

1.            Nkwago obom maọbụ ọgbọ

2.            Ụmụaka n’onwe ha

3.            Ngwa ejije

IZUỤKA 3

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

IME IHE E KWURU

Okwu ndị na-egosi ihe a ga- eme dịka:nọdụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka, dgz

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1.            Ige ntị

2.            Ime ihe e kwuru

3.            Ịsịrịta onwe ha mee ihe e kwuru

4.            Ịgụ uri dịka meenụ ihe m mere, anyị ga-eme ihe I mere ugbu a.

NGWA NKỤZI:

Eserese, kaadị mgbubam, ụmụaka n’onwe ha.

IZUỤKA 4

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

IDEPỤTA MKPURỤ- EDEMEDE

(Abịdịị)

  1. Mkpụrụedemede
  2. Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
  3. Mmebe okwu

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ide abịdịị
  2. Imebe mkpụrụokwu
  3. Ịhọpụta mkpụrụedemede ndị gbaramkpị

NGWA NKỤZỊ:

Akpụrụ akpụ, ụrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, akwụkwọ

IZUỤKA 5

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

IDEPỤTA MKPỤRỤ- EDEMEDE (Abịdịị)

1.Mmebe okwu

2.Nkọpị abịdịị na mkpụrụokwu

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1.            Imebe mkpụrụokwu

2.            Ịhọpụta mkpụrụedemede ndị gbara mkpị

3.            Iji mkpụrụ edemede mejupụta mkpurụokwu dịka : a-a (aka), e-o (ego)

NGWA NKỤZI

Ugbọ ojii, kaadị mgbubam,

IZUỤKA 6

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

AHỤIKE ONWE

Akụkụ ahụ mmadụ: ịmaatụ aka, anya, isi dgz.

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1.            Ikwugharị aha akụkụ ahụ ha

2.            Ịrugosị aha akụkụ ahụ ha.

NGWA NKỤZI

Eserese, kaadị mgubam, ngwa mmetụaka, akwụkwọ ọgụgụ,dgz.

IZUỤKA 7

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

AHỤIKE ONWE

  • Idebe akụku ahụ ọcha
  • Uru na ọghọm edeboghị ahụ anyị ọcha

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

Ikwu ka ha si edebe akụku ahụ ha ọcha.

NGWA NKỤZI

ụgbọ odee,ngwa mmetụaka, ụmụaka n’onwe ha

IZUỤKA 8

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

ỌNỤỌGỤGỤ (80-100)

  1. Mkpọpụta ọnụọgụgụ (80-90)
  2. Igosipụta nke bụ nke
  3. Nhazi ọnụọgụgụ n’usoro n’usoro.

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ịkpọpụta ọnụọgụgụ
  2. Igosipụta nke bụ nke
  3. Ịhazi ọnụ ọgụgụ n’usoro

NGWA NKỤZI

Mkpụrụokwe, ụgbọokwe, mkpịsị osisi, eserese, kaadị mbubam, nọmba kaadị.

IZUỤKA 9

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

ỌNỤỌGỤGỤ (90-100)

1.            Idepụta ọnụọgụgụ

2.            Igwu egwuregwu ọnụ- ọgụgụ

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1.Ịdetu ọnụọgụgụ

2.Igwu egwuregwu ọnụọgụgụ

NGWA NKỤZI

kaadị mgbubam, mkpụrụokwe, okwuchi karama, akwụkwọ ọgụgụ, abakuusu, dgz.

IZUỤKA 10

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

EGWUREGWU:

  1. Egwuregwu na-amasị ha
  2. Igwu egwuregwu ndị na- amasị ha

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ịkwu egwuregwu na-amasị ha
  2. Igwu egwuregwu ndị ahụ

NGWA NKỤZĨ :

Radịọ, tepụ rekọda, ụmụaka n’onwe ha, dgz.

IZUỤKA 11: MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM

IZUỤKA 12: ULE NA MMECHI

Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 2 Federal, kụkụ ahụ ha, Mkpọpụta ọnụọgụgụ, Schemeofwork.com

SECOND TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY TWO

ASỤSỤ IGBO PRAỊMARỊ 2 TAM NKE ATỌ

IZUỤKA 1

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

ỊKPỌGASỊ IHE AHA

Ihe ndị a na-ahụ n’ụlọakwụkwọ dịka,

tebulu, oche, nzu ode ụgbọ ojii, ụmụakwụkwọ, ndị nkụzi dgz.

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1.            Ịkpọpụta aha ihe ha na-ahụ n’ụlọ- akwụkwọ

2.            Ịkparịta ụka gbasara ihe e ji ha eme

3.            Ịju na ịza ajụjụ

4.            Ise eserese

NGWA NKỤZỊ

Eserese , ngwa mmetụaka, ụgbọ ode, gburugburu ụlọakwụkwọ

IZUỤKA 2

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

ABỤ ỤMỤKA: EGWU/URI

Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ egwuregwu ịmaatụ: Ọkụ na-agba n’ugwu

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1.Ịgụ abụ

2.Igosipụta mmasị na obiutọ ha nwere site n’isonye mgbe a na-agụ abụ.

4.Ịmụ uri ejije

5.Ịgba uri ejije

NGWA NKỤZI

Eserese, tepụrekọda, televishọnụ ụmụaka n’onwe ha.

IZUỤKA 3

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

EGWUREGWU DI ICHE ICHE DỊKA:

  1. Ịgba ọsọ, ịgba egwu, ịkpọ ọga, dgz
  2. Ụzọ e si egwu ha

ii) Egwuregwu ndi na-amasị ha

iv) Uru na ọghọm dị n’igwu egwuregwu ụfọdụ

MKPARỊTAỤKA: Ihe ndị ha hụrụ na ihe ndị ha nụrụ na redịọ nakwa na televishọnụ

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ịgụ abụ
  2. Ikwe abụ n’isi
  3. Ịjụ na ịza ajụjụ
  4. Ije ejije.

NGWA NKỤZI:

Eserese, tepụrekọda, televishọnụ ụmụaka n’onwe ha.    

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ikwupụta ihe ndị ha nụru/hụrụ na redịọ

na tiivi

  • Ịkọwa ọdịdị ihe ndị a
  • ỊItụlerikọta ha.
  • Ige redịọ na nhụta televishọnụ

NGWA NKỤZỊ:

Redịọ, tiivi, eserese dgz.

IZUỤKA 4

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

ỌNỤỌGỤGỤ(100-150)

  1. Mkpọpụta ọnụọgụgụ malite

(100-120)

  • Igosipụta nke bụ nke

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ịgụpụta ọnụọgụgụ
  2. Igosipụta nke bụ nke
  3. Idetu ọnụọgụgụ

NGWA NKỤZI

Akwukwọ ọgụgụ, ụgbọ okwe, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, mkpụrụ osisi, mkpisị ọkụ, dgz.

IZUỤKA 5

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

ỌNỤỌGỤGỤ

  1. Idetu ọnụọgụgụ (120-150)
  2. Igwu egwuregwu ọnuọgụgụ

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ịgụpụta ọnụọgụgụ
  2. Igosipụta nke bụ nke
  3. Idetu ọnụọgụgụ

NGWA NKỤZI

Ụgbọ okwe, akwụkwọ ọgụgụ, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, osisi, mkpisị ọkụ, dgz.

IZUỤKA 6

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

AHỊRỊMFE:

  1. Imebe ahịrịmfe
  2. Ịgụ ahịrịmfe
  3. Ide ahịrịmfe
  4. Iji ahịrịmfe kọwaa eserese

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1.Ime ahịrịokwu

2.Ịgụpụta ahirịmfe

3.Iji ahịrịmfe kọwapụta eserese

NGWA NKỤZI

Eserese, kaadị mgbubam, ngwa mmetụaka, ụmụaka n’onwe ha

IZUỤKA 7

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

AKỤKỌ IFO

  1. Akụkọ ifo na-akuzi ezi omume
  2. Ihe mmụta si n’akụkọ ifo. Ịmaatụ˜ ị sọpụrụ nne na nna, imejọ mmadụ ibe gị adịghị mma, ịhụnanaya.

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ige ntị nụrụ akụkọ
  2. Ịkọ akụkọ
  3. Izipụta nghọta, mmasị na obiụtọ ha

n’akụkọ ifo

  • Ikwu ihe mmụta sitere n’akụkọ ifo
  • Ịjụ na ịza ajụjụ

NGWA NKỤZI

Eserese, ụmụaka na onye nkụzi n’onwe ya.

IZUỤKA 8

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

AHỤIKE: IDEBE GBURUGBURU ỌCHA

1. Nkọwa ebe bụ gburugburu anyị

2.Ihe ndị na-ebute unyi

3.Ụzọ e si edebe gburugburu ọcha

4.Ngwa ndị eji edebe gburugburu ọcha

5.Uru dị n’idebe gburugburu anyị ọcha

6.Oghọm na-adị n’edebeghi gburugburu ọcha

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ikwu ihe ndị na-ebute unyi na gburugburu ha
  2. Ikwu ụzọ ha sị edebe gburugburu ha ọcha
  • Ịkpọsịta ngwa ndị e ji ede gburugburu ọcha
  • Ikwu uru na ọghọm na-adị n’edebeghị ebe ha ọcha

NGWA NKỤZI

Ngwa mmetụaka ndị e ji edebe gburu- gburu ọcha dk: mma, ọgụ, nkọcha, azịza,

reeki,dgz.

IZUỤKA 9

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

EGWUREGWU

Uru na oghọm dị n’egwuregwu Ọmụmaatụ uru: obiụtọ, ahụike,dgz. Ọghọm: mmeruahụ, ọnwe ike, dgz.

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ịkwu egwuregwu na-amasị ha
  2. Igwu eguregwu
  3. Ịjụ na ịza ajụjụ

NGWA NKỤZĨ :

Radịọ, tepụ rekọda, ụmụaka n’onwe ha,

dgz.

IZUỤKA 10

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

EJIJI NDỊ IGBO

Ejiji ndị nwoke, ndị ntorọbịa, ndị eze na ndị chiri echichi

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

  1. Ige ntị
  2. Iza ajụjụ
  3. Ịkparịta ụka gbasaa ejiji ndị Igbo

NGWA NKỤZĨ :

Foto /Eserese ndị jiri ejiji ndị Igbo Ngwa ejiji ndị Igbo, eserese

IZUỤKA 11: MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NATAM

IZUỤKA 12:  ULE NA MMECHI

THIRD TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY TWO

Revison and Examination

Share this Article
Leave a comment