Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 4 Federal, Ikowaputa ihe, agba ha, agwa oma ndj a, Schemeofwork.com
FIRST TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY FOUR
PRAỊMARỊ NKE ANO TAAM NKE MBU
IZUUKA 1
ISIOKWU
(A) ASUSU: Onuogugu
(B) AGUMAGU: Ejije D.i Nkenke
NDINISIOKWU
Igu onuogugu (1-50)
Izu Ah.ia
IHE ONYENKUZI GA-EME
Onyenkuzi ga-edeputa ma guputakwara umu-akwukwo onuogugu malite 1-50
-Iduzi umuaka iji ejijji nd. na- azu ah.a ma gosiputa ka nd. na-azu ah.a s. akpa agwa na
ud. mmeghar. ahu na-eso .zu ah.a.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Igu onuogugu
– Ide onuogugu
– Iza ajuju.
– Ije ejije nkenke
metutara .zu ah.a.
IZUUKA 2
ISIOKWU
- ASUSU: Ikowaputa ihe
- OMENALA: Ezi Omume
NDINISIOKWU
Nkọwa ọdịdị ihe dị iche iche. (Indicating Sizes andLength)Dịka: Ọdịdị mmadụ
Agwa oma di iche iche
Djka: Ibi ndu ezi omume
IHE ONYENKUZI GA-EME
Ịkọwapụtara ụmụaka ọdịdị mmadụ. Ọmụmaatụ ọdịdị mmadụ: ogologo, mkpụmkpụ, ibu, njọ, oji,
gịrịgịrị, dgz.
– Iji mkpụrụokwu ndị a mepụta ahịrị nkenke.
Ịkwọ ihe agwa ọma pụtara
djka – Agwa oma bu nwata ime omume dj mma. Nwata na-akpa agwa oma anaghj ano n’otu umuaka na-akpa agwa ojoo.
– Ikposjta agwa oma dj iche iche djka:Ikwu ezi okwu, jga ozi,ikele ekele, irube isi,ezughi ohi, alughj ogu,atughj asj, jbja akwukwo n’oge, dgz.
-Ikowa uru jkpa agwa oma bara.
-Iji agwa oma ndj a mebe ahjrj mfe.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ịkwọwapụta etu mmadụ dị.
– Imebe ahịrị mfe
– Ịkpọsịtasị agwa ọma ụfọdụ ndị ha maara.
– Ide ihe odide
-Imebe nkenke ahịrịmfe.
IZUUKA 3
ISIOKWU
A) ASUSU: Onuogugu
NDINISIOKWU
Igu Onuogugu (50-100)
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ideputa onuogugu
– Igu onuogugu -Irugosi onuogugu
– Iji onuogugu meputa ahjrjmfe. Omumaatu:
1. Ndj nkuzi anyj dj iri mmadu ise n’onuogugu.
2. Umuakwukwo lere ule ahu dj narj mmadu ano.
3. Naanj umuaka mmadu iri abuo na ise gafere n’ule ahu.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Iguonuogugu
– Ide onuogugu
– Irugosiputa onuogugu.
– Iji onu ogugumebe ahjrjmfe.
IZUUKA 3b
ISIOKWU
(B) AGUMAGU: Nkenke Ejije
NDINISIOKWU
Ejijie Dj Nkenke: Iru Oru ugbo.
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Iduzi umuakwukwo ime ejije nkenke metutara “oru ugbo”
– Ikposjta ma deputa akuru- ngwa ndj e ji aru oru ugbo.
– Ihazi umuakwukwo n’ime ejije
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ijeputa nkenke ejije metutara oruubi
– Ikpoputagasj ngwa ndj e jigasjaru oru ugbo
– Iseputa akurungwa e ji aru oru ugbo.
IZUUKA 4
ISIOKWU
A)OMENALA: Ezi Omume
B)AGUMAGU: Ejije nkenke
NDINISIOKWU
Agwa oma:
i) Idj ocha
ii) Ime ihe n’oge
iii) Nrubeisi
iv) jhunanya.
Ikwu okwu na telefoonu
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowaputara umuaka agwa oma ndj a.
– iduzi ha n’imeputa nkenke ejije na-egosiputa agwa oma ndj a.
– Iji agwa oma ndj a mebe ahjrj mfe.
– Iduzi umuaka n’ikwu okwu na telefoonu.
– Ikowaputara ha udj olu, akparamagwa na udj mmegharj ahu na-eso okwu telefoonu.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ijeputa nkenke ejije na-eziputa-gasj agwa oma ndj a.
– Ijeputa ejije telefoonu
IZUUKA 5
ISIOKWU
A) ASUSU: jkwoputa Ihe
NDINISIOKWU
Ikowaputa ihe ha nuru na ntj
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikposjta na ideputagasj udj uda dj iche iche ana- anu nantj djka:
i) Uda egbe
(ii) uda ugboala
iii) ube nnunu na anumanu
– Iji uda ndj a mebe ahjrjmfe.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ikposjtagasj uda ihe ufodu ha na-anugasj.
– Iji uda ndj a mebe ahjrjmfe nke ha.
IZUUKA 5b
ISIOKWU
B) OMENALA: Agwa Ojoo
NDINISIOKWU
Agwa ojoo djka izu ohi, asoghj anya na jtu asj
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowa ihe bu agwa ojoo. Agwa ojoo bu ime ajo omume.
0 bu mmadu jkpa agwa nke oha na eze anabataghj.
– Ideputa ma kowaputa agwa ojoo dj iche iche
– Ikowa oghom dj n’jkpa agwaojoo.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– jkposjtagasj agwa ojoo ufodu ha maara.
– Ikwuputa oghom ufodu na-eso jkpa agwa ojoo.
IZUUKA 6
ISIOKWU
A) AGUMAGU: Abu na uri dj mfe
B) OMENALA: Agwa ojoo
NDINISIOKWU
Abu na uri dj mfe djka Abu Nwa
i) jtoro mmadu
ii) Enyeghi nsopuru
IHE ONYENKUZI GA-EME
Igu uri na abu nwa dj iche iche.
– Ikowa ihe bu jtorommadu na enyeghinsopuru.
– Ikposjta oghom na-esote jkpaagwa ojoo. – Imebe ahir.i mfe
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
Igu abu na uri ndj ha ma na ndj onye nkuzi deputara
– Iza na jju ajuju
-Inye omumaatu nke ha.
– Imebe ahirj mfe nke ha.
IZUUKA 7
ISIOKWU
A) ASUSU: jkowaputa Ihe
B) OMENALA: Uru Agwa Oma Bara
NDINISIOKWU
Ikowaputa ihe e siri n’imi.
Uru jkpa agwa oma bara
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikwuputa na ideputa udj isi dj iche iche d.ika: isioma, na isi ojoo djka isi nri gbara uka, nri rere oku, ihe rere ure, ihe nwuru anwu dgz.
– Imebe ahjrj mfe metutaran isindj a.
– Ikposjta uru dj n’jkpaagwa oma. Omumaatu:
i) Inwe otito
ii) Irite erere djka ihe onyinye n’aka ndj mmadu
iii) Aha oma
– Imebe ahjrjmfe metutara jkpa agwa oma.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
-Inye omumaatu isi ihe ufodu ha nurula.
– Ikwu ka obi dj ha banyere isi ndj ahu.
– Imebe ahjrj mfe nke ha.
-Inye omumaatu agwa oma nke ha.
– Ikwuputa ihe onyinye ha natarala site n’jkpa agwa oma.
– Imebe ahjrjmfe
IZUUKA 8
ISIOKWU
A) ASUSU: Ikowaputa Ihe
B) AGUMAGU: Abu na uri nd.i d.i mfe
NDINISIOKWU
Ikowaputa etu ihe ha na-ahu anya na nd.i ha na-emetu aka d.i.
Abu na uri mfe:
i. Abu nd.i e ji eku nwa
ii. Abu egwuregwu
iii. Abu oru
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowaputa odjdj ihe ufodu ha na-ahugasjn’uloakwu- kwo ha djka: oche, osisi, igbe akwukwo, ugbo ojii, okolotoNjjirja, akwukwo, dgz.
– Iji ihe ndj a mebe ahjrj- mfe. Omumaatu:
i) Ugbo ojii ahu dj mbadamba.
ii) Osisi ahu toro ogologo.
iii) Akpa akwukwo ya dj aro.
– Iguputa abu/uri n’olu a na-anu nke oma.
– Ideputa abu n’ugbo ojii
– Iguko uri onu ya n’umu- akwukwo.
– Ikowa uri a guputara.
– Iju ajuju gbasara abu ha guputara.
Omumaatu abu oru: Onye gbuo onye gbuo, onye akpola ibe ya onye okoli, dgz.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ikowaputa ihe ufodu ha
na-emetu aka na ndj ha na-ahugasj na gburu- gburu uloakwukwo ha.
– Imebe ahjrj mfe nke ha.
– Isonye na ogugu uri na abu.
– Ide ihe odide
– Iju na jza ajuju.
IZUUKA 9
ISIOKWU
A) OMENALA: Agwa oma na Agwa ojoo
B) AGUMAGU: Abu na uri/Egwu d.i mfe.
NDINISIOKWU
Ahuhu na-esote
agwa ojoo
Egwu ofufe a na- agba agba.
IHE ONYENKUZI GA-EME
Ikposjta na ideputa ahuhu/
oghom na-esote jkpa agwa ojoo.
– Iguputara umuaka abu na egwu ofufe ufodu.
– Ikwu oge e ji agba ha.
– Iduzi umuaka n’jgba
egwu/uri n’ogbo.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Inye omumaatu nke ha.
– Iju na jza ajuju
– Isonye n’oguguabu
– Igu egwu ofufendj ha nurula.
IZUUKA 10
ISIOKWU
ASUSU: Ekwumekwu
NDINISIOKWU
Ikowaputa Ihe
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowaputa na iziputa ndjiche dj n’etiti ihe ndj a:
i) ihe ha hum n’anya
ii) ihe ha nuru na ntj
iii) ihe ha siri n’ime
iv) ihe ha meturu aka
– Iji ihe ndj a meputa ahjrj- mfe.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ikowaputa ihe ndj ha huru, nuru na ndj ha sitere n’imi nagburugburu ebe obibi ha.
-Ikowa odjdj ihe ha
meturu aka.
– Imebe ahjrjmfe.
– Iza ajuju.
IZUUKA 11
ISIOKWU
A) OMENALA: Ndj Igbo.
B) AGUMAGU: Abu na uri dj mfe.
NDINISIOKWU
i)Steeti ndj Igbo
ii) Steeti ndj bu agbataobi ha.
Uru abu/egwu/uri bara
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowa ndj bu ndj Igbo.
-Ideputa na jkposjta
njirimara ndj Igbo. Omumaatu: asusu, ngwa ejije, omenala, dgz.
– Iguputa uri na abu dj mfe.
-Ikowaputa ma deputa uru uri na egwu na-abara mmadu.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
Ikwuputa udjrj ejiji ndj nne na nna ha na-eji.
Ikwuputa udjrj ejiji ndj agburu ozo na-eji.
– Igu uri
– Iju na jza ajuju
– Ide ihe odide
IZUUKA 12: Mmugharj ihe a muru
IZUUKA 13, 14: Ule na Mmechi
SECOND TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY FOUR
PRAỊMARỊ NKE ANO TAAM NKE ABUO
IZUUKA 1
ISIOKWU
A) ASUSU: Ogugu
B) AGUMAGU: Agwugwa (Gwa m gwa m gwa m)
NDINISIOKWU
Ogugu Aghotaazaa djmfe.
Agwugwa dj mfe
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowa aghotaazaa na usoro/mgbaso ya.
– Iguputa otu aghotaazaa.
-Ikowa okwu ohuru batara n’aghotaazaa.
– Iji okwu ohuru ndj ahu mebe ahjrj mfe.
– Ikowa ihe bu agwugwa.
– Ikwuputa na ideputa agwugwa ufodu
– Inye osjsa ha.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Igu ihe ogugu
– Iju ajuju
-Iza ajuju
– Ide ihe odide.
– Ikwuputa gwam gwam gwa m ndj ha ma.
– Iju na jza ajuju
-Ide ihe odide.
IZUUKA 2
ISIOKWU
A) ASUSU: Ogugu na aghotaazaa.
B) OMENALA: Akaoru nd.i Igbo
NDINISIOKWU
Igu aghotaazaa dj mfe
Udj akaoru ndj Igbo dj iche iche.
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Iguputa aghotaazaa.
– Ikowaputa isiokwu na okwu ohuru batara n’ederede.
– Ikowa ihe bu “aka oru”.
– Ikposjta na ideputa akaoru ndj Igbo djgasj
iche iche.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Igu aghotaazaa
– Iju na jza ajuju
-Ide ihe odide.
– Inye omumaatu akaoru ndj ha ma.
– Idetu ihe e dere n’ugbo
IZUUKA 3
ISIOKWU
A) ASUSU: Ogugu na aghotaazaa.
B) AGUMAGU: Gwa m gwa m gwa m (Agwugwa) d.i mfe
NDINISIOKWU
Igu ederede d.i mfe.
Ntugharj uche n’ihe a guru.
Iju na jza gwa m gwa m gwa m.
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Iguputa aghotaazaa/ ederede.
– Ikowaputa isiokwu na okwu ohuru dj n’ederede.
– Ime ka umuakwukwo tulekorjta uche gbasara isiokwu ederede.
– Iju umuakwukwo ajuju gbasara isiokwu ha.
– Ikwu na ideputa gwa m gwa m gwa m ufodu.
– Inye osjsa gwam gwa mgwa m.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Itugharj/ikwu uche ha gbasara isiokwu ha.
– jju na jza ajuju
-Ikwu agwugwa ndj ha maara
-Iza ajuju
-Ide ihe odide
IZUUKA 4
ISIOKWU
A) OMENALA: Akaoru ndj Igbo
B) AGUMAGU: Gwa m gwa m gwa m
NDINISIOKWU
Udj akaoru ndj Igbo d.i iche iche
Igosiputa obiuto na mmasj dj n’jju na jza ha
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikposjta na ideputa udj akaoru ndj Igbo dj iche iche.
-Ikowa akaoru ndj a
-Iju umuaka udj akaoru ndj ozo ha maara.
– Iji akaoru ndj a mebe ahjrj- mfe.
– Ideputa agwugwa dj iche iche.
– lju umuaka osjsa ha.
– Inye osjsa ha
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
-Ikpoputa akaoru ndj Igbo ndj ha maara
-Idetu ihe e dere n’ugboojii.
– Ikowa etu obi na-adj ha mgbe ha na-eme agwugwa
– Idetu ihe odide
IZUUKA 5
ISIOKWU
A) ASUSU: Aghotaazaa.
B) AGUMAGU:Mu Ndj Igbo.
NDINISIOKWU
Oguguotu aghota- azaa dj mfe.ilu Igbo dj mfe
IHE ONYENKUZI GA-EME
– lguputa otu aghotaazaa a hoputara.
– Ikowa okwu ohuru batara n’ederede ha.
-lju ajuju site n’ihe a guru.
– Ikowa ihe bu ilu
– Itu ilu ole na ole dj mfe.
– Inye nkowa ha.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
-Isonye n’ogugu aghotaazaa
– Iza ajuju
– Ikowa ihe ilu putara.
– Inye omumaatu nke ha.
– Ide ihe odide.
– Iju na jza azjza.
IZUUKA 6
ISIOKWU
A) ASUSU: Edemede nduzi
B) OMENALA: Akaoru
NDINISIOKWU
Odide edemede
nduzi:Udj Akaoru nd.i Igbo kpomkwem n’ufodu obodo.
Akaoru nd.i Igbod.iiche iche
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowa ihe buedemede
– Ikwu ma desita ihe ndj a na-atu anya n’edemede na usoro mgbaso edemede djka: isiokwu, ahu edemede na nkebi ole na ole.
– Ikowa ihe bu akaoru
– Ikposjta akaoru dj iche iche e jiri mara ndjIgbo.
– Iji akaoru ndj a mebe ahjrjmfe.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Iju na jza ajuju
– ide ihe odide
-Ikwu ihe ndj obodo ha na-arukarj e jiri mara ha.
-Imebe ahjrj mfe
-Iju na jza ajuju
-Idetu ihe odide.
IZUUKA 7
ISIOKWU
A) AGUMAGU: Ilu dj mfe
B)Omenala : Akaorund.i Igbo
NDINISIOKWU
Ilu Igbo dj mfe Uru akaoru bara
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowa ihe ilu putara.
– Itu ma deputa ilu djmfe.
– Ikowa ilu ndj a turn.
-Ikposjta na ideputa uru ndj a na-eritegasj n’inwe akaoru.
-Iji akaoru ndj a mebe ahjrjmfe.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Itu jlu ufodu dj mfe ndj ha nurula
– Idetu ihe e dere n’ugbo
-Ikwuputa uru ndj ha mara dj n’inwe akaoru
-Ideputa ihe e dere n’ugbo ojii
– Imebe ahjrj mfe nke ha.
IZUUKA 8
ISIOKWU
ASUSU: Edemede Nduzi
NDINISIOKWU
Njirimara edemede nduzi
IHE ONYENKUZI GA-EME
Ideputa njirimara nkebi edemede nduzi
– Inye nduzi banyere ideputa nkenke edemede iji nye omumaatuide edemede otu nkebi a haziri ahazi.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Iju ajuju – Ideputa nkenke
edemede e nyere ha.
IZUUKA 8b
ISIOKWU
B) OMENALA: AkaoruNdMgbo
NDINISIOKWU
Akaoru nd.i Igbo na Uru ha bara
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikpos.ita akaoru nd.i Igbo gasi
-Ikowa uru ha bara.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Inye omumaatu nke ha
– Ideputa ihe odide.
IZUUKA 9
ISIOKWU
A) ASUSU:Edemede Nduzi
B) AGUMAGU: Ilu d.i Mfe
OMENALA: Akaoru nd.i Igbo
NDINISIOKWU
Ide Edemede Nduzi
Ihe mmuta d.i na ilu
Iziputa mmasi enwere banyere Akaoru di iche iche
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Iduzi umuakwukwo n’ide edemede nke ha.
– Iji nduzi e nyere dee otu nkebi edemede (Edemede otu nkebi a haziri ahazi.
– Ikpos.ita ma deputa ilu Igbo nd.i d.i mfe
-Inye nkowa ha.
– Iweputara umuakwukwo ohere na onodu maobu egwuregwu ga-eme ka ha ziputa mmasj ha nwere
n’otu oruaka.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ideputa nkenke edemede
– Iju ajuju
– Iza ajuju
– Inye omumaatu ilu nd. ha maara.
– Izu na .za ajuju
-Ide ihe odide.
– Isonye n’egwuregwu.
– Iju ajuju
– Iza ajuju
IZUUKA 11: Mmugharj na ule
IZUUKA 12: Ule na mmechi
Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 4 Federal, Ikowaputa ihe, agba ha, agwa oma ndj a, Schemeofwork.com
THIRD TERM IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK FOR PRIMARY FOUR
PRAỊMARỊ NKE ANO TAAM NKE ATO
ISIOKWU 1
A) ASUSU:Ekwumekwu
B) AGUMAGU: Akuko jfo
NDINISIOKWU
Mkparjtauka
ii) Uru akuko ifo bara
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowa mkpar.itauka na ndj na-akparjtauka
-Kowaara ha usoro e si eme mkparjtauka. Omumaatu: ekele na jju ase
– Nkwulite isiokwu uka
-okwukwu, ogige, ntule uche na nzaghachi
– Ikowa ihe bu akuko ifo
– Ikowa uru akuko ifo na- abara ndj Igbo
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Igosiputa ka e si eme mkparjtauka n’etiti umuakwukwo
– Iju ajuju
– Idebanye ihe e dere n’ugbo n’ime akwukwo ha
-Ikoputa nkenke akuko ifo ndjha maara.
-Ikwuputa uru ufodu ha chere n’akuko ifo bara.
IZUUKA 2
ISIOKWU
A) ASUSU: Ekwumekwu
NDINISIOKWU
Mkpar.ita uka |zu na ire ah.ia
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Iziputa onodu jzu na ire ahja
-Ikwuputa ihe ndj a na- ahugasj n’onodu ahja
– Iduzi umuaka n’imebe obere egwuregwu metutara jzu na iri ahja.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
-Ime mkparjtauka
– Iju ajuju
– Ime obere egwuregwu metutara azumahja
IZUUKA 2B
ISIOKWU
B) OMENALA: Njirimara Ndj Igbo
NDINISIOKWU
i. Nri ndj Igbo dj iche iche
ii. Etu e si eri ha
iii. Nri ndj ozogasj na- amasj ha.
IHE ONYENKUZI GA-EME
-|kposjta aha nri e jiri mara ndj Igbo
-Ikwuputa etu e si erigasj ha djka: otjta, olulo,
ohuhu, osisi, ohuhu.
Inye umuaka ohere ikwuputa aha nri ufodu ndj na-amasj ha na ihe
mere nri ndj ahu ji amasj ha.
-Iji aha nri ndj a mebe ahjrjmfe.
Omumaatu:
i) A na-esi ji.
ii) A na-ahu ji n’oku.
iii) Nne m na-asu utara ji.
iv) Nne m na-ako ede.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
-Ikwuputa aha nri ndj Igbo ndj ha maara.
– Ikwuetu e si erinri ndj a.
– Ikwu aha nri ndj ozo na-amasj ha na ihe mere o jiri amasj ha.
– Imebe ahjrjmfe nke ha.
– |ju ajuju.
IZUUKA 3
ISIOKWU
OMENALA: Njirimara Ndj Igbo
B) AGUMAGU: Akuko Ifo
NDINISIOKWU
i. Asusu
ii. Ejiji na ngwa ejiji nd j Igbo
Akuko ifo na-akuzi ezi omume
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowa ihe bu asusu na Ejiji.
– Ikowaputa ngwa ejiji ndj Igbo dj iche iche.
Omumaatu: Uwe, Ichafu isi, akwa omuma, ola ntj, uwe, okpu, ihe olu, jigida, ugbeneugo, dgz.
– Igosiputa eserese na- egosi ndj jiri ejiji Igbo nakwandj jiri ejiji ndj mba ozo
– Iko nkenke akuko ifo na-akuzi ezi omume.
-Ikowaputa ihe mmuta dj n’akuko ifo.
– Ikowa okwu ohuru batara n’akuko
-Iji okwu ohuru ndj ahu mebe ahjrjmfe.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ikposjta ngwa ejiji ndj Igboha maara.
– Ikoakukoifo nke ha
– Ikwuputa ihe mmuta dj n’akukoifo ha nuru.
– Imebe ahjrjmfe nke ha.
IZUUKA 4
ISIOKWU
- OMENALA:Nri Ndj Igbo
- AGUMAGU: Akuko ifo
NDINISIOKWU
Isiputa otu nri ndj Igbo
iii. Akuko ifo na-akuzi jdjike oru
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Idunye umuakwukwo n’iwekota ngwa ha ga-eji
esi nri ndj a.
– Ikowa etu e si esi nri ndj a hooro.
– Iduzi ha n’isi udj nri a hoputara.
– Iko otu akuko ifo na- akuzi jdj ike oru
– Ikowa agwa na okwu ohuru batara n’akuko ifo -Iji okwu ohuru ndj ahu mebe nkenke ahjrj mfe.
– Ikwu ihe mmuta dj n’akuko a koro.
–
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Iwekota ngwa e ji esi otu nri ndj Igbo.
– Ikowa etu e si esi nri ndj na-amasj ha.
– Isiputa nri ndj ahu n’onwe ha.
– Ikwu ihe mmuta sitere n’akuko ifo ahu
– Iza ajuju
– Imebe ahjrj mfe nke ha
IZUUKA 5
ISIOKWU
- Mkparjtauka
- Akụkọ ifo
NDINISIOKWU
Ejije Nkenke: Ịzụ na ire ahịa
Akụkọ ifo metụtara nsọpụrụ na nnụpuisi metụtara nsọpụrụ na
nnupụisi
– Ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’akụkọ a kọrọ
– Ikwu ihe mmụta dị n’akụkọ ifo
IHE ONYENKUZI GA-EME
Iduzi umuaka n’ime ejije nkenke metutara jzu na ire ahja, jkwe onu ahja na jkwu ugwo ihe ha zuru.
– Imebe ahjrj mfe metutara jzu na ire ahja.
– Iko otu akuko ifo metụtara nsọpụrụ na nnupụisi
– Ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’akụkọ a kọrọ
– Ikwu ihe mmụta dị n’akụkọ ifo.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
Ime nkenke ejije
– Imebe ahịrịmfe
– Ịza ajụjụ.
– Ịkọ akụkọ ifo
– Ikwu ihe mmụta sitere n’akụkọ ifo ha nụrụ.
IZUUKA 6
ISIOKWU
A) ASỤSỤ: Ịzụ na ire ahịa
B) OMENALA: Ejiji Ndị Igbo
NDINISIOKWU
MKPARjTAUKA
Uzo mgbochi mmegbu onye na-azu ah.ia
- Udj ejiji dj iche iche
- ii. Mkpa/ Uru ejiji bara
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ikowa jzu na ire ahja
– Ikowa ihe bu mmegbu
– Ikwusita uzo dj iche iche
Ore ahja nwere ike isi megbuo Ozu ahja. Djka: iji ntu awara awa, jtu asj, enyezughj ufo ego (change),ire ngwa ahja ruru aru/mebiri emebi, dgz.
– Inye ha ohere jkparjta- uka n’uzo a ga-esi gbochie mmegide na-adj n’uzu ahja.
– Igosiputa eserese na- egosi ndj jiri ejiji Igbo dj iche iche
– Ikowa ngwa ejiji, umu- agbogho na umunwoke.
Ikowaputa uru dj iche
iche ejiji na-aba. Omumaatu:
i) Eji ya amata agburu onye si.
ii) O na-enye aka n’jkwalite omenala mba, dgz.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ikparjtauka
– Ikwu uche ha banyere mmegide na-adj n’ozuzu ahja.
– Ide ihe odide
– Iju ajuju
– Iza ajuju.
– Iju ajuju
– Iza ajuju
IZUUKA 7
ISIOKWU
A) AGUMAGU:
Akuko ifo
B) OMENALA:
Ejije nd.i Igbo kpomkwem
NDINISIOKWU
Akuko ifo metutara aghugho
Ngwa ejiji ndi Igbo chiri echichi
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Iko otu akuko ifo metutara jgho aghugho.
– Ikowaputa agwa ndi batara n’akuko ifo.
– Ikwu ihe akuko ifo na- ako maka ya.
– Ikowaputa okwu ohuru batara n’akuko.
– Iji okwu nd.i a mebeahjrjmfe.
– Ikwuputa ngwa ejiji ndj Eze, Loolo, na ndi chiri echichi
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ikwu ihe mmuta sitere
n’akuko ahu.
– Ikwu uche ha gbasara agwa ufodu putara ihe n’akuko ifo.
– Iji okwu ohuru mebe
ahjrjmfe.
– jza ajuju
– Iju ajuju
IZUUKA 8
ISIOKWU
A) ASUSU: Mkparjtauka
B) Omenala: Njirimara Ndj Igbo
NDINISIOKWU
i. Uzo mgbochi
mmegbu onye na-azu ahia.
i. Omenala ndj Igbo
ii. Uru ya
IHE ONYENKUZI GA-EME
Ikposita ma deputa uzo ndi e nwere ike iji gbochie mmegbu Ozu ahia. Dika:
Iji ezigbo ntu di mma, ire
ngwa ahia di mma, iwezugha itu asi na aghugho,dgz.
– Ikowaputa ihe bu
Omenala
– Ikpositasi omenala ufodu dika: igba mgba, igu nwa aha, izu ahia
nwa, iri ji ohuru,dgz.
– Ikowa uru omenala bara.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ikwu uche ha gbasara ihe a ga-eme iji gbanahu mmegbu na-adi n’izu ahia na ire ahia.
– Iju na iza ajuju
– Ide ihe odide
IZUUKA 9
ISIOKWU
A) ASUSU: Mkparjtauka
B) AGUMAGU: Akuko ifo
NDINISIOKWU
i) Ejije nkenke na-
egosi mkpar.ita di n’etiti Ozu ahia na Ore
ahia.
- Akuko ifo metutara ezi enyi
- Akuko ifo metutara jhunanya
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Iduzi umuakwukwo n’ime nkenke ejije iji gosiputa mkparita uka di
n’etiti Ore ahia na Ozu ahia.
– ^wu/ikowaputa udiri mmeghari ahu na-eso izu na ire ahia.
– Iguputa/ iko otu akuko ifo metutara ezi enyi.
– Ikowa okwu ohuru batara ederede
aguputara.
– Iguputa/ jko otu akuko ifo metutara jhunaanya.
– Ikowa okwu ohuru batara ederede aguputara
– Iji okwu ohuru ndj a mebe ahjrj mfe .
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
-Imeputa nkenke ejije
ime klasi.
– Iju ajuju
– Iza ajuju.
– Ikwuputa ihe ha mutara n’akuko
-Iko akuko ifo nke ha.
– Ikwuputa ihe ha
mutara n’akuko
-Iko akuko ifo nke ha.
– Imebe ahjrj mfe nke ha.
IZUUKA 10
ISIOKWU
A) Omenala: Mkparjtauka
B) AGUMAGU: Akuko ifo
NDINISIOKWU
i) Mmas.i umuaka nwere banyere ejiji mba dj iche iche.
ii) Akuko ifo metutara iso otu ojoo
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Ime ka umuakwukwo
kwuo uche ha banyere ejiji mba dj iche iche, ndj
na-amasj na ndj anaghj amasj ha.
– Iguputa/ jko otu akuko
ifo metutara iso out ojoo.
– Ikowa okwu ohuru batara n’ederede aguputara
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
-Iza ajuju
-Iju ajuju
-Ikwu uche ha
-Ikwu ihe mmuta sitere n’akuko ifo.
– jju na jza ajuju
IZUUKA 11
ISIOKWU
A)OMENALA: Ekwumekwu:
B) Aghotaazaa
NDINISIOKWU
i) Mkpa o dj jkwalite omenala Igbo.
ii) Ogugu aghotaazaa a hoputara
IHE ONYENKUZI GA-EME
– Iduzi umuakwukwo n’ime mkparjtauka n’isiokwu a.
– Iguputara umuakwukwo aghotaazaa a hoputara.
– Ikowa isiokwu dj n’aghotaazaa.
– Ikowa okwu ohuru batara n’ihe a guru
– Iji okwu ohuru ndj ahu mebe ahirjmfe
– Iju ajuju gbasara ihe ha guru
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ime mkparjtauka
– Iju na jza ajuju.
– Igu aghotaazaa
– Iju ajuju
– Iza ajuju
– Ide ihe odide
IZUUKA 12
ISIOKWU
A)ASUSU: Mkparjtauka
B)AGUMAGU: Akuko ifo
NDINISIOKWU
i)Azumahja
ii)Ide/jko otu akuko ifo metutara isiokwu masjrj ha.
iii)Ihe mmuta dj n’akuko ifo
IHE ONYENKUZI GA-EME
–Ikwuputa udj azumahja e nwegasjrj
-Inye umuakwukwo ohere ikwu udj azumahja na-amasj ha na ihe mere o jiri amasj ha.
-Idunye umuakwukwo n’jko/ide otu ifo masjrj ha
na ihe mmuta dj n’akuko ifo ahu.
IHE UMUAKWUKWO GA-EME
– Ikwu uche ha banyere azumahja dj iche iche.
– Ikowaputa udj azumahja ndj na-amasj ha
– Iju na jza ajuju
– Ide akuko ifo masjrj ha.
– Iko akuko ifo masjrj ha
IZUUKA 13 : MMUGHARI IHE AMURU
IZUUKA 12 : ULE NA