Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 1 Federal, Ime ihe ekwuru, ekele ekele ndị a, Schemeofwork.com
FIRST TERM SCHEME OF WORK FOR IGBO LANGUAGE PRIMARY 1
ASỤSỤ IGBO PRAỊMARỊ 1 TAM NKE MBỤ
IZUỤKA 1
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
MKPỤRỤEDEMEDE IGBO (Abịdịị)
Mkpọpụta na ọdide abịdịị Igbo ndị nnukwu
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
- Ige ntị
- Ịgụpụta abịịdị Igbo
- Ịrụgosi ha n’ugbọ ojii
- Iji ha mepụta mkpụrụokwu
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, , chaatị,kaadị mgbubam (flash card), dgz.
IZUỤKA 2
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
MMAKỌ MKPỤRỤEDEMEDE NDỊ NNUKWU NA NDỊ OBERE
Iji mkpụrụ Abịdịi mepụta mkpụrụokwu dịka: A = Aka, B = Bọọlụ, Ch = Oche, dgz.
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịgụ mkpụrụedemede ndị nnukwu na ndị obere
- Idepụta ha
- Igosipụ nke bụ nke
- Iji ha mepụta mkpụrụokwu
IZUỤKA 3
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
IME IHE E KWURU
Okwu ndị na-egosị ihe a ga-eme dịka:
nọdụ, kwụrụ ọtọ, gbaa, kụọ aka, kpudo isi dgz
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ime ihe ekwuru
- Isịrịta onwe ha mee ihe e kwuru.
- ide ihe odide
NGWA NKỤZỊ
Eserese, kaadị mgbubam (flash card), akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha.
IZUỤKA 4
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EKWUMEKWU:
- Ịkpọgasị
ihe aha dịka akụkụ ahụ mmadụ
- Ịkwọwa/ikwu ọdịdị ihe ndị dị na gburugburu
- Ụda ndị a nụrụ na gburu- gburu
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
NGWA NKỤZỊ
Eserese, kaadị mgbubam (flash card), akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
- Ịkpọpụtasị na ịrụgọsị akụkụ ahụ mmadụ ụfọdụ
- Ịkpọgasị aha ihe ndị ha hụrụ na gburugburu ha
- Ịkọwa ihe ha hụrụ/nụrụ na gburugburu ha
3. ịkparịta gbasara ihe ha hụrụ na ụda ha nụrụ na gburugburu
NGWA NKỤZI:
Eserese/foto na -egosi akụkụ ahụ, ngwa mmetụaka, ụgbọ odee, redio, tepụ rekọda na tiivi.
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịgụ abụ
- Ikwe abụ n’isi
- Ịjụ na ịza ajụjụ
- Izipụta mmasị na obi ụtọ ha site n’isinye n’abụ a na-agụ
NGWA NKỤZI
Eserese, ngwa egwu, redịọ, ụmụaka n’onwe ha, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ikwu ekele dị iche iche ha na-ekele
- Ikelerita onwe ha
- Ịgụ uri /egwu na-eso ekele
NGWA NKỤZI
Eserese onye/ndị na-ekele ekele dị iche iche, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha, tepụ rekọda, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọpụta ọnụọgụgụ
- Ịgụpụta ọnụọgụgụ
- Ịrụgosi ọnụọgụgụ
- Idetalị ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZI
IZUỤKA 5
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EKELE
- Ekele utụtụ, ehihie na anyasị
- Oge e ji ekele ekele ndị a
- Etu e si ekele ekele ndị a.
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịgụ abụ
- Ikwe abụ n’isi
- Ịjụ na ịza ajụjụ
- Izipụta mmasị na obi ụtọ ha site n’isinye n’abụ a na-agụ
NGWA NKỤZI
Eserese, ngwa egwu, redịọ, ụmụaka n’onwe ha, dgz.
IZUỤKA 6
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EKELE
- Ekele utụtụ, ehihie na anyasị
- Oge e ji ekele ekele ndị a
- Etu e si ekele ekele ndị a.
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ikwu ekele dị iche iche ha na-ekele
- Ikelerita onwe ha
- Ịgụ uri /egwu na-eso ekele
NGWA NKỤZI
Eserese onye/ndị na-ekele ekele dị iche iche, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha, tepụ rekọda, dgz.
IZUỤKA 7
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ONỤỌGỤGỤ (0-20)
- Mkpọpụta ọnụọgụgụ
- Ngụtalị ọnụọgụgụ
- Odide ọnụ ọgụgụ
- Igwu egwuregwu ọnuọgụgụ: otu, abụọ tụtụrụ akị, atọ anọ
tipịa ya, ise, isii tụba n’ọnụ,
asaa, asatọ tapịa ya, toolu, iri, loo mmiri ya dgz.
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọpụta ọnụọgụgụ
- Ịgụpụta ọnụọgụgụ
- Ịrụgosi ọnụọgụgụ
- Idetalị ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZI
Chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, okwuchi karama, mkpụrụokwe dị iche iche.
IZUỤKA 8
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EZIAGWA
- Agwa ndị ziri ezi dịka: ikwu eziokwu, ịkele ekele, ịsọpụrụ ndị tọrọ gị, ịbịa akwụkwọ n’oge dgz.
- Uru na ọghọm dị n’ịkpa na akpaghị eziagwa
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ige ntị na ịza ajụjụ
- Ikwupụta agwa ndị ziri ezi
- Ikwu uru na ọghọm dị n’ịkpa maọbụ akpaghị ezi agwa
NGWA NKỤZI
Ụmụaka n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ, tepụ redio, dgz.
IZUỤKA 9
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ONỤỌGỤGỤ (21-40)
- Mkpọpụta ọnụọgụgụ
- Ngụtalị ọnụọgụgụ
- Odide ọnụ ọgụgụ
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọpụta ọnụọgụgụ
- Ịgụpụta ọnụọgụgụ
- Ịrụgosi ọnụọgụgụ
- Idetalị ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZI
Chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, okwuchi karama, mkpụrụokwe dị iche iche.
IZUỤKA 10
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ỌGỤGỤ ESERESE DỊ N’AKWỤKWỌ ỌGỤGỤ HA
- Ịhụta na ịhụba ihe ama
- Ịhụta ihe ndị dị n’eserese
- Ịgụpụta/ịkọwapụta ihe eserese na-egosi
- Nkọwa eserese
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkọwa ihe ha chere na-eme na-eserese
- Ịgụpụta ihe eserese na-egosi
- Ịkparịtaụka gbasara ihe ha chere na-eme n’eserese.
NGWA NKỤZI
Eserese/foto, tivii na akwụkwọ ọgụgụ.
IZUỤKA 11
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EKWUMEKWU: Ihe mere n’oge ụtụtụ n’ụlọ ha nakwa n’ama egwuregwu
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMUAKWỤKWỌ GA-EME:
- Ikwu ihe mere n’oge ụtụtụ n’ụlọ ha
- Ikwu ihe mere n’ama egwuregwu ha NGWA NKỤZI
Ụmụaka n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ,dgz.
IZUỤKA 11
MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM
IZUỤKA 12: ULE
Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 1 Federal, Ime ihe ekwuru, ekele ekele ndị a, Schemeofwork.com
SECOND TERM SCHEME OF WORK FOR IGBO LANGUAGE PRIMARY 1
ASỤSỤ IGBO PRAỊMARỊ 1 TAM NKE ABỤỌ
IZUỤKA 1
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ỌGỤGỤ ESERESE:
i. Ịmụbawanye Mkpụrụokwu ii.Ikwu okwu were were n’usoro
akwụkwọ ọgụgụ
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
- Ịgụpụta mkpụrụokwu
- Ịrụgosi mkpụrụokwu
- Idepụta mkpụrụedemede
- Iji mkpụrụokwu mepụta ahịrị- okwu
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọ ọgụgụ, kaadi mgbubam, tepụ rekọda, ụgbọ ojii, dgz.
IZUỤKA 2
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
MKPỤRỤEDEMEDE IGBO (ABỊỊDỊ)
- Ịchọpụta nke bụ nke
- Ịgụpụta mkpụrụedemede
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
- Ịkpọpụta mkpụrụabịịdị
- Ịrụgosi mkpụrụabịịdị
- Ịgụpụta mkpụrụedemede
- Idepụta mkpụrụabịịdị
NGWA NKỤZI:
Eserese/foto, ngwa mmetụaka, ụgbọ odee, tepụ rekọda na televishọnụ.
IZUỤKA 3
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EKWUMEKWU: IDEBE GBURUGBURU ỌCHA
- Nkọwa na ikwu ụzọ dị iche iche e si edebe gburugburu ọcha
- Ngwa ndị e ji edebe gburu- gburu ọcha
ii. Mkpa ọ dị idebe gburugburu ọcha
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ikwu ụzọ ha si edebe gburu- gburu ha ọcha
- Ịkpọsịta ngwa ndị e ji edebe gburugburu ọcha
- Ikwu mkpa ọ dị idebe ebe ha ọcha
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha, ngwa ndị e ji edebe gburugburu ọcha, kaadị mgbubam.
IZUỤKA 4
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ỌGỤGỤ NA ODIDE MKPỤRỤOKWU SITE N’AKWỤKWỌ ỌGỤGỤ
- Nkọwa eserese
- Odide mkpụrụokwu
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọpụta mkpụrụokwu
- Ịrụgosi mkpụrụokwu
- Idepụta mkpụrụokwu.
- Ịkọwa ihe ha hụrụ n’eserese
- Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Ụmụaka n’onwe ha, kaadị mgbubam, eserese, akwụkwọ ọgụgụ, dgz.
IZUỤKA 5
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
NKỌWA ONWE: AKỤKỤ AHỤ DỊ ICHE ICHE
- Ịkpọpụta akụkụ ahụ dị iche iche
- Ikwu ọrụ akụku ndị a na-arụ
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịrụgosi akụkụ ahụ dị iche iche
- Ịkpopụta aha akuku ahụ
- Ikwu ọrụ akụku ahụ hagasị
NGWA NKỤZỊ
Eserese na-egosi akụkụ ahụ mmadụ, chaatị, kaadị mgbu bam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, dgz.
IZUỤKA 6
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ABỤ ỤMỤAKA N’ỤDỊ EGWU- REGWU:
- Ịgụ abụ ndị ahụ
- ii.Ije ejije dị n’abụ
iii.Izipụta mmasi na obiụtọ n’ịgụ ha site n’isonye n’ịgụ abụ
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịgụ abụ
- Igwu egwuregwu
- Iji ejije dị n’abụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, redio, ụgbọ ojii, dgz.
IZUỤKA 7
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ỊGỤ ỌNỤỌGỤGỤ (40-60)
- Mkpọpụta ọnụ ọgụgụ
- Nchọpụta nke bụ nke
- Ndepụta nke ọ bụla n’ime ha
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịgụ abụ
- Igwu egwuregwu
- Iji ejije dị n’abụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, redio, ụgbọ ojii, dgz.
IZUỤKA 8
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EKWUMEKWU: EZINỤLỌ
- Nkọwa ezinụlọ
- Ndị mebere ezinụlọ
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịgụ ọnụọgụgụ
- Ịrụgosi ọnụọgụgụ
- ịdepụta ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, chaatị, osisi, okwuchi karama, mkpụrụokwe, dgz.
IZUỤKA 9
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ỊGỤ ỤBỌCHỊ:
- ỊGỤPỤTA ỤBỌCHỊ DỊ N’IZUỤKA
- Iji ụbọchị ndị mebe ahịrịokwu
Ikwu ihe ha na-eme n’ụbọchị dị iche iche.
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọsta ndị ha na-ahụgasị n’ezinụlọ ha
- Ịrụgosi n’eserese ndị nọ ezinụlọ
- Ịjụ na ide ihe odide
NGWA NKỤZI
Eserese, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam.
IZUỤKA 10
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EKWUMEKWU: Akụkọ ifo maka ụmụanụmanụ dị iche iche.
– Ihe mmụta si n’ime nke ọ bụla
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
NGWA NKỤZI
Kalenda Igbo, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, dgz.
IZUỤKA 11
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
MMỤGHARỊ IHE NDỊ A KỤZIRI
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKAWỤKWỌGA-EME
- Ige ntị
- Ịkọtalị akụkọ ifo nke ha
- Ijụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, tepụ redio, ụmụaka n’onwe, dgz.
IZUỤKA 12: ULE NA MMECHI
Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 1 Federal, Ime ihe ekwuru, ekele ekele ndị a, Schemeofwork.com
THIRD TERM SCHEME OF WORK FOR IGBO LANGUAGE PRIMARY 1
ASỤSỤ IGBO PRAỊMARỊ 1 TAM NKE ATỌ
IZUỤKA 1
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
IDEBE GBURUGBURU ỌCHA
1. Ebe ndị bụ gburugburu anyị dịka:
i) Ụlọakwụkwọ
ii) Ụlọ obibi
iii) Okporoụzọ
2. Ụzọ dị iche iche e si edobe gburu- gburu ọcha
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
- Ikwu banyere idebe gburu- gburu ọcha
- ịkparịtaụka gbasara ụzọ ha ga- esi edebe ebe ha ọcha.
- Ijụ na ịza ajụjụ.
NGWA NKỤZỊ
Eserese ngwa ndị e ji ekpocha/edebe gburugburu ọcha dịka azịza, ọgụ, mma, reki, nkọala, hedipanụ dgz.
IZUỤKA 2
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
IDEBE GBURUGBURU ỌCHA
- Mkpa ọ dị idobe gburu gburu ọcha
- Nsogbu na-apụta n’edobeghi gburu gburu
ọcha.Ọmụmaatụ,ọnwụ, ọrịa.
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
- Ikwu mkpa ọ dị idebe gburu- gburu ọcha
- Ịkọwapụta nsogbu na-apụta n’edobeghị gburugburu ọcha
NGWA NKỤZI:
Eserese dị iche iche, tepụ redio, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha.
IZUỤKA 3
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ỌGỤGỤ MKPỤRỤEDEMEDE
(Abịchịị)
- Mkpọpụta Mkpụrụedemede nke nnukwu na nke obere
- Mmakọ mkpụrụedemede ndị nnukwu na ndị obere
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọpụta mkpụrụedemede ndị nnukwu na obere
- Ndepụta mkpụrụedemede nke nnukwu
- Ịmakọ mkpụrụedemede ndị nnukwu na ndị obere
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, chaatị, kaadị mgbubam. aja ụrọ dgz.
IZUỤKA 4
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ODIDE MKPỤRỤEDEMEDE
(Abịchịị)
- Ịkpọ mkpụrụedemede
- Ndepụta mkpụrụedemede nnukwu
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọ mkpụrụedemede nnukwu
- Ịrụgosị mkpụrụedemede na ụda ya
NGWA NKỤZI
Ụmụaka n’onwe ha, kaadị mgbu- bam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, dgz.
IZUỤKA 5
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ODIDE MKPỤRỤEDEMEDE
(Abịchịị)
- Ndepụta mkpụrụedemede
- Mmakọ mkpụrụ edemede na ụda
ya Ịmatụ: n +a= na, g+a= ga, b+a= ba
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Idepụta mkpụrụedemede
- Ịrụgosị mkpụrụedemede na ụda ya.
NGWA NKỤZI
- Ụgbọ ojii, akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụmụaka n’onwe ha.
IZUỤKA 6
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EKWUMEKWU
Ịkpọgasị ihe aha: Ọmụmaatụ akụkụ ahụ mmadụ ụfọdụ
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọpụtagasị na ịrụgosi akụkụ ahụ mmadụ ụfọdụ.
- Isepụta akụkụ ahụ hagasị dịka: anya, ntị, aka, dgz.
NGWA NKỤZI
Ngwa mmetụaka, foto, eserese, ụgbọ ojii, akwụkwọ ọgụgụ.
IZUỤKA 7
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
ỌNỤỌGỤGỤ (60-80)
- Ngụtalị ọnụọgụgụ
- Odide ọnụọgụgụ
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
HE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ịkpọpụta ọnụọgụgụ
- Ịgụpụta ọnụọgụgụ
- Ịrụgosi ọnụọgụgụ
- Idepụta ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZI
Chaatị, kaadị mgbubam, mkpụrụ okwe, okwuchi karama, akwụkwọ ọgụgụ, dgz.
IZUỤKA 8
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
AKỤKỌ IFO DỊ ICHE ICHE Dịka
- Nke metụtara mmadụ na mmadụ ibe ya
- Nke metụtara mmadụ na anụmanụ
- Akụkọ ifo nke na-akụzi ezi omume /ezi agwa
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ige ntị
- Ịkọ akụkọ ifo nke ha
- Ije ejije dị n’akụkọ
- Ikwu ihe akụkọ ifo na-akụzi
NGWA NKỤZI
Eserese, akpụrụakpụ, akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, ụmụaka n’onwe ha.
IZUỤKA 9
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
AKỤKỌ IFO Ọ BỤLA NA IHE MMỤTA SỊ N’AKỤKỌ IFO
- Nke metụtara anụmanụ na anụmanụ
- Akụkọ ifo nke na-akụzi ajọ omume na ọghọm ya.
- Akụkọ ifo metụtara ezi omume na uru ya
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
- Ige ntị
- Ịkọ akụkọ ifo nke ha
- Ije ejije
- Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Ụmụaka n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, tepụ rekọda, dgz.
IZUỤKA 10
ISIOKWU/ NDỊNISIOKWU
EGWU (URI)
Uri dị iche iche dịka egwu ọnwa na egwu mmemme dị iche iche
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤKWỤKWỌ GA-EME
- Ige ntị
- Ịgụ egwu/uri dị iche iche
- Ịgba egwu/ ụrị di iche iche
NGWA NKỤZI
Ngwa na ejiji egwudị iche iche dịka: ịgba, udu, ọsha, ogene, eserese na foto.
IZUỤKA 11: MMỤGHARỊ NA ULE
IZUỤKA 12: ULE NA MMECHI