Igbo Curriculum for Primary 1 to 3

37 Min Read
language curriculum

Year 1 – 3 NERDC Igbo Curriculum for Primary 1 to 3. Ejije, Orubere, n’ezinaụlọ, Onụọgụgụ, ụmụaka na-akpa, ụmụaka ṅa- akpa – Schemeofwork.com

Table of Contents
Igbo Curriculum for Primary 1ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: ỌjịContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ịzụ/ịṅụ ọgwụ agharaagharaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Mgbanwe na- abata n’omenalaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Nzikọrịta ozi (Keọdịnala na keugbu a)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ụzọ ndị Igbo si achọ mmaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 2:  ASỤSỤContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Mkparịtaụka (Ibi n’udo)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ọnụọgụgụ 1 – 500ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: AghọtaazaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Edemede nduziContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 4:  AGỤMAGỤContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ilu dị mfeContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: EjijeTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideIgbo Curriculum for Primary 2Teacher’s Activities       Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ime ihe e kwuruTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Onụọgụgụ 1 – 50ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTopic: MkparịtaụkaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Igụ Mkpụrụedemed eContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Idepụtakwu Mkpụrụedemed eContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 2: AGỤMAGỤContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Abụ ụmụak aTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Akụko ifoContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 3: OMENALAContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ahụike onwe na nke gburugbur uContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Egwuregw u ỌdinalaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ejiji ndị IgboContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideIgbo Curriculum for Primary 3ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Mkparịtaụk a banyere nrubeisiContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ime ihe e kwuruTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ọgụgụ ahịrịokwu mfeContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 2: AGỤMAGỤContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic:  Uri / Abụ (Egwu)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ilu dị mfeContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Agwụgw a dị mfe (Gwa m gwa m gwa m)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Odide ahịrịokw u mfeContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 3: OMENALAContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Nri ndị IgboContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Nnabat a on eọbịaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ekwumekwu: nlekọta ụmụakaContentsStudent’s ActivitiesTeaching & Learning Material  

Igbo Curriculum for Primary 1

THEME 1: OMENALA

Week 1

Topic: Orubere na ọrụ ụmụaka

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ orubere ha
  2. ịkọwa ihe bụ oke na ọrụ ha
  3. ikwu uru ọ bara inye ụmụaka orubere ha
  4. ikwu uru ọ bara ụmụaka ịma oke na ọrụ ha

Contents

1              Orubere ụmụaka

2              Oke na ọrụ ụmụaka

3              Uru inye ụmụaka orubere

4             Uru ụmụaka ịma oke na ọrụ ha

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ọmụmaatụ

3              Ntụlekọta uche

4               Ajụjụ na azịza

5                  Ọgụgụ

6              Odide

7              Ejije

Student’s Activities

1              Ikọwa ihe bụ orubere ha

2              Ịkọwa ihe bụ oke na ọrụ ha

3              Ikwu uru ọ bara inye ụmụaka orubere ha

4              Ikwu uru ọ bara ụmụaka ịma oke na ọrụ ha

5              Ijepụta ejije

6              Ise eserese

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Chaatị Akwụkwọ ọgụgụ Foto

Evaluation Guide

  • ịkọwa ihe bụ orubere ha
  • ịkọwa uru ọ bara inye ụmụaka orubere ha
  • ịkọwa ihe bụ oke na ọrụ ha
  • ikwu uru ọ bara ụmụaka ịma oke na ọrụ ha

Week 2

Topic: Ọjị

Performance objectives

1              ịkọwa ihe bụ ọjị

2              ịkọwa ihe e ji ọjị eme

3              ikwu ihe na- anọchị anya ọjị na uru ọjị bara

Contents

1              Nkọwa ọjị

2              Ihe e ji ọjị eme

3              Ihe na-anọchi anya ọjị

4                Uru ọjị bara

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ngosi

3              Ọmụmaatụ

4              Odide

5              Ajụjụ

6              Mgbazi

Student’s Activities

1              Ikọwa ọjị

2              Ikwu ihe e ji ọjị eme

3    Ikwu ihe na-anọchị anya ọjị na uru ọjị bara

Teaching & Learning Material  

1              Ọjị na ose ọjị

2              Aṅara na akụilu

3                    aadị

4              Eserese

5              Ejije

Evaluation Guide

1              ịkọwa ihe bụ ọjị

2              ikwu ihe na-anọchi anya ọjị

3              ikwu uru ọjị bara

4              ide ahịrịokwu ise banyere ọjị

5              ịkọpị nootu

Week 3

Topic: Ịzụ/ịṅụ ọgwụ agharaaghara

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ ọgwụ
  2. ịkpọpụta ụdị ọgwụ dị iche iche.
  3. ikwu onye kwesịrị ide ọgwu a ga-aṅụ
  4. ikwu nsogbu dị n’ịzụ/n’ịṅụ ọgwụ aghara-aghara

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ ọgwụ
  2. Mkpọpụta aha ọgwụ dị iche iche.
  3. Mgbe e ji aṅụ ọgwụ
  4. Onye kwesịrị ide ọgwụ a ga aṅụ
  5. Ebe e kwesịrị ịzụta ọgwụ
  6. Nsogbu dị n’ịzụ/n’ịṅụ ọgwụ agharaaghara

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Mkpọpụta
  3. Mkparịtaụka
  4. Ejije
  5. Ngosipụta
  6. Eserese

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ ọgwụ
  2. Ịkpọpụta ụdị ọgwụ dị iche iche
  3. Ikwu mgbe e ji aṅụ ọgwụ
  4. Ikwu onye kwesịrị ide ọgwụ
  5. Ikwu ebe e kwesịrị izụta ọgwụ.
  6. Ikwu nsogbu dị n’ịzụ/n’iṅụ ọgwụ agharaaghara

Teaching & Learning Material  

  1. Ọgwụ Ngwa ọgwụ Eserese Chaatị Foto.

Evaluation Guide

  • ịkpọpụta aha ọgwụ anọ ha maara
  • ikwu onye kwesịrị ide ọgwụ
  • ikwu nsogbu abụọ dị n’ịṅụ ọgwụ agharaaghara.

Week 4

Topic: Mgbanwe na- abata n’omenala

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ omenala   
  2. ịkọwapụta ihe mgbanwe ụfọdụ na-abata n’omenala obodo dịka nri, ejiji, uri/egwu dg.
  3. izipụta mmasị, n’ ịkwalite omenala ụfọdụ ndị dị mma na- adaghachi azụ dịka: mgba, egwu ọnwa. ịtụ okwe dg.
  4. ikwu uru ịkwalite omenala igbo bara

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ omenala
  2. Mgbanwe ụfọdụ na-abata n’omenala obodo
  3. Nkwupụta omenala ụfọdụ na-ala azụ
  4. Uru ịkwalite omenala Igbo bara

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ajụjụ na azịza

3        Ejiji Igbo ụfọdụ

4      Ngosipụta

5     Ọmụmaatụ

Student’s Activities

1              Ịkọwa ihe bụ omenala

2              Ikwu mgbanwe ụfọdụ na-abata n’omenala obodo

3              Ikwu uru ịkwalite omenala Igbo bara

4              Ịjụpụta nne na nna ha omenala ụfọdụ nke obodo ha

5              Ịkọpụta ihe ha jụpụtara

6              Ịjụ na ịza ajụjụ

Teaching & Learning Material  

1              Eserese

2              Ngwa mmetụaka

3              Akwụkwọ ọgụgụ na ihe ọgụgụ ndị ọzọ

Evaluation Guide

1              ijụ na ịza ajụjụ

2              ikwu omenala ndị batara ọhụrụ

3              ikwu omenala ndị dachapụrụ adachapụ

4              idepụta aha omenala ise

Week 5

Topic: Nzikọrịta ozi (Keọdịnala na keugbu a)

Performance objectives

  1. ikwu ụzọ dị iche iche e si
  2.  ikwu ụfọdụ ngwa nzikọrịta ozi e nwere n’ala Igbo
  3. ikwu ụzọ nzikọrịta ozi dị ugbu a
  4. i kpọpụta ngwa nzikọrịta ozi ndi e nwere ugbu a
  5. ikwu uru nzikọrịta ozi

Contents

  1. Ụzọ nzisa ozi keọdịnala dịka: okwuọnu , ekwe, egbe, ikoro, dg
  2. Ụzọ nzisa ozi keugbu a dịka: ekwentị, redio, tiivii, nuzpepa, kọmputa dg
  3. Uru nzikọrịta ozi

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ngosi
  3. Nduzi
  4. Nzirịta ozi
  5. Ajụjụ
  6. Ejije

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Ikwu ụzọ nzikọrịta ozi
  3. Izi ozi
  4. Ikwu uru izisa ozi bara
  5. Ise ihe
  6. I gụ ihe

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa nzisa ozi   Eserese Chaatị

Evaluation Guide

  • Ikwu ụzọ atọ e si ezikọrịta ozi keọdịnala
  • Ikwu ụzọ atọ e si eziko ri ta ozi keugbu a
  • Ide uru abụọ dị na nzisa ozi

Week 6

Topic: Ụzọ ndị Igbo si achọ mma

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ ịchọ mma
  2. ikwu ụzọ dị iche iche e si achọ mma
  3. ikwu uru ịchọ mma bara

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ ịchọ mma
  2. Ụzọ dị iche iche e si achọ mma
  3. Ụzọ dị iche iche Igbo si achọ mma dịka: ite ude, ide uri, igbu ichi/egbugbu, ibi mbibi/ ite uhie, ide ọtanjele, ịkpa isi, mgbaji/jigida, aka, ọjị, esuru, ọdụ dg

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa.
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ngosi
  4. Mkparịtaụka
  5. Nrụgosi
  6. Ejije
  7. Ọgụgụ
  8. Odide

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ ịchọ mma
  2. Ikwu ụzọ dị iche iche e si achọ mma ugbu a
  3. Ikwu ụzọ dị iche iche ndị Igbo si achọ mma
  4. Ikwu uru ịchọ mma bara
  5. Ise eserese
  6. Ije ejije
  7. Ịrụgosi ihe e ji achọ mma
  8. Ịgụ ihe ọgụgụ
  9. Ide ihe odide

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa ndị e ji achọ mma Eserese Foto Akwụkwọ ọgụgụ Chaatị kaadị

Evaluation Guide

  1. ikwu ụzọ dị iche iche ndị Igbo si achọ mma ikwu uru atọ ịchọ mma bara

SUBJECT:      IGBO LANGUAGE            CLASS LEVEL:  PRIMARY 6

THEME 2:  ASỤSỤ

Week 1

Topic: Iji nkenke akụkọ ndị a họpụtara kuzie aghọtaazaa

Performance objectives

  1. ịgụtali Igbo nke ọma
  2. ịkọ gbasara akụkọ ha gụrụ
  3. iji ọkọwa- okwu chọpụta mpụtara ụfọdụ mkpụrụokwu
  4. i za ajụjụ so ihe ha gụrụ

Contents

  1. Ọgụgụ
  2. Nkọwa isi ihe a gụrụ
  3. Nkọwa okwu ndị siri ike n’ihe a gụrụ
  4. Ajụjụ so ihe a gụrụ

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ
  2. Nkọwa
  3. Ajụjụ
  4. Ọmụmaatu

Student’s Activities

  1. Ịgụ ihe ọgụgụ
  2. I jụ na iza ajụjụ
  3. Ikwu uche ha banyere ihe a gụrụ

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ
  2. Eserese
  3. Tepurekọda

Evaluation Guide

  1. ịkọwa isiokwu dị n’ihe ha gụrụ
  2. ịkọwa mkpụrụokwu atọ siri ike dị n’ime ihe ha gụrụ
  3. iza ajụjụ banyere ihe ha gụrụ

Week 2

Topic: Mkparịtaụka (Ibi n’udo)

Performance objectives

  1. Ịkọwa ihe bụ ibi n’udo
  2. Ikwu ụzọ dị iche iche e si ebi n’udo
  3. Ikwupụta uru dị n’ibi n’udo
  4. Ikparịta ụka gbasara ihe ndị ahụ na-ebute adịghị n’udo

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ ibi n’udo; ụzọ e si ebi n’udo
  2. Uru dị n’ibi n’udo
  3. Mkparịtaụka gbasara ihe na-ebute adịghị n’udo.

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ngosipụta
  4. Ejije
  5. Ajụjụ

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Mkparịta ụka gbasara ụzọ e si ebi n’udo
  3. Ikwu uru dị n’ibi n’udo
  4. Igosipụta site n’ejije akparamagwa na-egosi ibi n’udo.

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Chaatị
  3. Akwụkwọ
  4. Vidio

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. ikwu uru anọ dị n’ibi n’udo
  3. ikwu ihe atọ nwere ike ibute adịghị n’udo
  4. ije ejije na-egosị ibi n’udo

Grade 6 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 6. Nkenke abụ, orubere, ọgwụ agharaaghara, keọdịnala, edemede – Schemeofwork.com

Week 3

Topic: Ọnụọgụgụ 1 – 500

Performance objectives

  1. ịgụtali ọnụọgụgụ site otu ruo narị
  2. igụ na narị na narị
  3. idetali ọnụọgụgụ

Contents

  1. Ngụpụta ọnụọgụgụ 1 – 500
  2. Ịgụ na narị na narị
  3. Odide ọnụọgụgụ

Teacher’s Activities        

  1. Okwe
  2. Ịgụpụta ihe
  3. Ịkpọ ọga
  4. Ịkụ aka
  5. Odide
  6. Mmakọta

Student’s Activities

  1. Ịgụpụta ọnụọgụgụ
  2. Ịgụ na narị na narị
  3. Odide ọnụọgụgụ

Teaching & Learning Material  

  1. Chaatị
  2. Mkpụrụ okwe
  3. Okwuchi karama
  4. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. Ịgụtali ọnụọgụgụ bido otu ruo narị ise
  2. Ikwu nkeji ọnụọgụgụ ole mejupụtara 1 – 500
  3. Idetali ọnụọgụgụ na narị na narị

Week 4

Topic: Aghọtaaza

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ aghọtaazaa
  2. ịgụtali ihe
  3. ịkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na ilu dị mfe
  4. ịzatali ajụjụ site n’ihe a gụrụ

Contents

  1. Nkọwa aghọtaazaa
  2. Nkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na ilu
  3. Ọgụgụ
  4. Ajụjụ na azịza
  5. Ihe mmụta dị n’ihe a gụrụ
  6. Omenala Igbo pụtara ihe

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọgụgụ
  3. Ọmụmaatụ
  4. Ajụjụ na azịza
  5. Ngosipụta
  6. Odide

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ aghọtaazaa
  2. Ịgụ ihe n’obi
  3. Ịgụ na ịza ajụjụ.
  4. Ikwu ihe mmụta
  5. Ikwu omenala pụtara ihe
  6. Ide ihe odide
  7. Ise eserese.

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ Eserese Chaatị. Kaadị

Evaluation Guide

  1. ịkọwa ihe bụ aghọtaazaa
  2. ịzatali ajụjụ site n’ihe a gụrụ

Week 5

Topic: Edemede nduzi

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ edemede
  2. ikwu njirimara edemede, dk isiokwu, nhazi n’usoro dg
  3. ikwu usoro ide edemede dịka: mbido, ahụ na mmechi
  4. idetali edemede dị mfe

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ edemede
  2. Njirimara edemede
  3. Ntụta aro ihe onyenkuzi ga-ede n’ụgbọojii
  4. Ndetu ihe e dere
  5. Odide edemede nke ha

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ngosipụta.
  4. Ajụjụ na azịza
  5. Odide ndekọrịta
  6. Nduzi.

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ edemede
  2. Ikwu njirimara edemede
  3. Ịkparịta ụka
  4. Ịtụ aro
  5. Idetu ihe e dere n’akwụkwọ ha
  6. Ide edemede ha

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Flash kaadị. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịikwuputa usoro atọ dị n’edemede
  2. idetali edemede nke ha

SUBJECT:      IGBO LANGUAGE            CLASS LEVEL:  PRIMARY 6

THEME 4:  AGỤMAGỤ

Week 1

Topic: Nkenke abụ

Performance objectives

  1. ịgụ abụ ndị a họpụtara
  2. i ru gosi ndako ri ta mkpụrụokwu
  3. ịmụta abụ ahụ
  4. i gụ abụ ahụ

Contents

  1. Nkenke abụ dị iche iche
  2. Ụfọdụ mkpụrụokwu si n’ime abụ ndị ahụ

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ
  2. Okwukwe
  3. Ejije
  4. Ajụjụ na azi za
  5. Nkọwa

Student’s Activities

  1. Ịgụ abụ
  2. Ikwe abụ n’isi
  3. I ju na i za ajụjụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịgụ nkenke abụ abụọ
  2. ịrụgosi ndakọrịta mkpụrụokwu

Week 2

Topic: Ilu dị mfe

Performance objectives

  1. ịtụ ilu dị mfe
  2. ịkọwapụta ilu
  3. izipụta nghọta ilu
  4. ikwu ihe mmụta dị n’ilu

Contents

1              Ilu dị iche iche na nkọwa ha

2              Ihe mmụta dị n’ilu

3              Omenala Igbo pụtara ihe n’ilu

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ọmụmaatụ

3              Nzipụta

4              Ajụjụ na azịza

5          Eserese

6              Ọgụgụ

7              Nchọpụta

Student’s Activities

1              Ige ntị.

2              Ịtụ ilu

3              Ịkọwa ilu

4              Ịjụ na ịza ajụjụ

5            Ide  ihe odide

6         Ise eserese

7          Ịgụ ihe ọgụgụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Chaatị aadị Akpụrụakpụ ihe ndị a na- ahụ anya Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  • ịtụ ilu anọ ma kọwaa ha.
  • ikwu ihe mmụta dị n’ilu

Week 3

Topic: Ejije

Performance objectives

  1. ijije omume dibịa bekee, nọọsụ, njinịa, onyenkụzi, onyesọja, onyeọrụugbo. ọzụahịa, onyeeze, ọkaikpe. dg.

Contents

  • Omume dịka: dibịa bekee, njinịa, onyenkụzi, dg.

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ngosipụta
  3. Ejije
  4. Nduzi
  5. Ajụjụ na azịza

Student’s Activities

1              Ige ntị

2              Ile anya

3              Ịkparịta ụka

4              Ije ejije

5              Ịjụ na ịza ajụjụ 6 Ise eserese

Teaching & Learning Material  

  • Ngwa na ngwongwo kwesịrị ejije nke ọ bụla

Evaluation Guide

  1. ịjụ na ịza azịza
  2. ije ejije
  3. ise eserese

Year 1 – 3 NERDC Igbo Curriculum for Primary 1 to 3 – Schemeofwork.com

Igbo Curriculum for Primary 2

THEME 1: ASỤSỤ

Week 1

Topic: Ikpọgasị ihe aha (ezinaụlọ)

Performance objectives

  1. Ikwu ụfọdụ ihe ha na-ahụ n’ezinaụlọ ha
  2. Ikọw ihe ndị e jig sị h eme
  3. Ikwu uru ha bara

Contents

  1. Ihe ndị n – hụ n’ezin ụlọ dịk  : oche, akwa, efere, ite, ngaji, igbe, ikwe dg

Teacher’s Activities       

  1. Nkọwa
  2. Mkparịtaụka
  3. Ajụjụ na azịza
  4. Ise eserese
  5. Ngosipụta
  6. Ajụjụ na azịz

Student’s Activities

  1. Ikpọpụt aha ihe ndị ha na-hụa n’ezin ụlọ.
  2. Ikparịt ụka gbasara ihe e ji ha eme
  3. I jụ na ịza ajụjụ
  4. Ise eserese

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese/foto
    1. Ngwa mmetụa ka
    1. Ụgbọ odee
    1. Redio
    1. Tepurekọda
    1. Televishọn

Evaluation Guide

  1. ikwupụt ihe tọ h na- ahụ n’ezin ụlọ
  2. Ikọw ihe e ji ihe ndị a eme
  3. ise eserese bụọ iji gosi ihe ha na- hụ n’ezin ụlọ

Week 2

Topic: Ime ihe e kwuru

Performance objectives

  1. ime ihe e kwuru dịka: kwụrụ ọtọ, nọdụ ala, gbaa ọsọ, mechie an a, kụọ aka, kpudo isi n’oche

Contents

  1. Okwu ndị na-egosi ihe a ga eme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg.

Teacher’s Activities        

1              Omume

2              Nkọwa

3              Ngosipụta

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Ime ihe e kwuru
  3. sịrịta onwe ha mee ihe
  4. Igụ uri dịka: meenụ ihe m mere, an ị ga-eme ihe i mere ugbu a dg

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Eserese – Kaadị-mgbubam
  3. Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

1              za ajụjụ

2              ịgwa ụmụaka ibe ha ihe ha ga-eme

3              Ngosipụta ihe e kwuru

Week 3

Topic: Onụọgụgụ 1 – 50

Performance objectives

  1. ịkpọpụta ọnụọgụgụ
    1. igosipụta ihe nke ọ bụla pụtara
    1. ịhazi ọnụọgụgụ n’usoro
    1. idetali ọnụọgụgụ

Contents

  1. Mkpọpụta ọnụọgụgụ
  2.  Igosipụta nke bụ nke
  3. Nhazi ọnụọgụgụ n’usoro
  4. Idetali ọnụọgụgụ

Teacher’s Activities        

  1. Izụ okwe

Student’s Activities

  1. Ikpọpụta ọnụọgụgụ
  2. Igosipụta nke bụ nke
  3. Ikparịta ụka
  4. Ihazi ọnụọgụgụ
  5. Idetu ọnụọgụgụ
  6. Igwu egwuregwu ọnụọgụgụ

Teaching & Learning Material   

Evaluation Guide

Week 4

Topic: Mkparịtaụka

Performance objectives

  1. ileru anya ala ma kọwaa ihe ha hụrụ/nụrụ
  2. ikwu okwu n’usoro dabara adaba
  3. ikwu okwu dabara adaba
  4. Ikwupụta uche ha site na mkparịtaụka

Contents

  1. Ihe ndị a na-ahụ an a; ihe
  2. ndị a na-anụ na ntị n’ụlọ na n’ụlọ akwụkwọ ha
  3. Ihe ndị ha nụrụ na redio na ihe ndị ha hụrụ na televishọn.

Teacher’s Activities        

  1. Mkparịtaụka
  2. Nkọwa na nduzi
  3. Ajụjụ na azịza
  4. Ntulekọta
  5. Ejije
  6. Osise
  7. Mkpagharị gburugburu ụlọakwụkwọ

Student’s Activities

  1. ikwupụta ihe ndị ha hụrụ maọbụ ha nụrụ
  2. kọwa ọdidi ihe ndi a
  3. tụlekọta ha
  4. kpagharị gburugburu ụlọ akwụkwọ ma kọwaa ihe ndị ha hụrụ
  5. Ije ejije
  6. Isepụta ihe ndị a
  7. Isepụta ihe ndịa

Teaching & Learning Material  

  1. Redio
  2. Tepurekọda
  3. Eserese
  4. Televishọn

Evaluation Guide

  1. za ajụjụ
  2. Ikwupụta ihe ndị ha hụrụ
  3. ije ejije banyere ihe ha hụrụ/nụrụ
  4. ise eserese

Week 5

Topic: Igụ Mkpụrụedemed e

Performance objectives

  1. ikpọpụta mkpụrụedemede
  2. ịchọpụta mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
  3. iji ha mebe mkpụrụokwu
  4. ịkọpị site n’ụgbọojii na ihe e dere na letakaadị

Contents

  1. Mkpụrụedemede
  2. Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
  3. Mmebe okwu
  4. Nkọpị abịchịị na mkpụrụokwu

Teacher’s Activities        

  1. Odide
  2. Nkọpị
  3. Ọkpụkpọ
  4. Mmakọ

Student’s Activities

  1. Ikpọpụta abịchịị
  2. Ide abịchịị
  3. Imebe mkpụrụokwu
  4. Ihọpụta mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
  5. Iji mkpụrụedemede mejupụta okwu dịka:a- a (aka, akpa). dg.

Teaching & Learning Material  

  1. Akpụrụakpụ
  2. Ụrọ
  3. Ụgbọ aja
  4. Ụgbọojii
  5. Kaadị mgbubam
  6. Eserese

Evaluation Guide

  1. Igụpụta mkpụrụedemede ise
  2. ide abịchịị
  3. ịhọpụta mkpụrụedemede iri
  4. Iji mkpụrụedemede imejupụta mkpụrụokwu

Week 6

Topic: Idepụtakwu Mkpụrụedemed e

Performance objectives

  1. idepụtali mkpụrụedemede
  2. ichoputa ma dekwa mkpuru edemede ndi gbara mkpị
  3. iji ha mebe ahiriokwu
  4. ịkọpị ihe e dere n’ụgbọojii n letakaadị

Contents

  1. Mkpụrụedemede
  2. Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
  3. Mmebe okwu
  4. Nko pi bi chịị na mkpụrụokwu

Teacher’s Activities        

  1. Odide
  2. Nkọpị
  3. Ọkpụkpọ
  4. Mmejupụta okwu

Student’s Activities

  1. Ide abịchịị
  2. Imebe mkpụrụokwu
  3. I họpụta mkpụrụedemede ndị gbara mkpi
  4. Iji mkpụrụedemede mejuputa okwu dika:
    1. a – a (aka)
    1. e – o (ego) dg

Teaching & Learning Material  

  1. Akpụrụakpụ
    1. Ụrọ
    1. Ụgbọojii
    1. Kaadị mgbubam
    1. Eserese

Evaluation Guide

  1. ide mkpụrụedemede ise
  2. ide mkpụrụedemede gbara mkpị
  3. Iji mkpụrụedemede mee hịrịokwu
  4. Imejupụta mkpụrụokwu.

SUBJECT:  IGBO LANGUAGE                                    CLASS LEVEL: PRIMARY 2

THEME 2: AGỤMAGỤ

Week 1

Topic: Uri ejije

Performance objectives

  1. imepụta uri nọ n’ụdị ejije
  2. igba uri etu ọ ga- adaba n’ụdị ejije
  3. igosi mmasị ha nwere n’izipụta uri ejije
  4. kwuo ihe ha muatra n’ejije

Contents

  1. Nhọpụt ndị ga-agba uri ejije
  2. Ngwa na ejiji ndị e ji eme uri ejije
  3. Ịgba uri ejije
  4. Nhazi ihe ndị a niile ka ha nọrọ n’ụdị kwesịrị ekwesị

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ajụjụ
  3. Ntụziaka
  4. Ntule na nnyocha
  5. Ngosipụta

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Ijụ ajụjụ
  3. Ihazi ngwa ejije
  4. Ịmụ uri ejije
  5. Ịgba uri ejije

Teaching & Learning Material  

  1. Nkwago, obom maọbụ ọgbọ
  2. Ụmụaka n’onwe ha
  3. -Ngwa ejije

Evaluation Guide

  1. Ikwu ụzọ ihe atọ ha mụtara site n’uri ejije
  2. Ikwu ụzọ mmadụ ole ha hụtara so n’ejije
  3. Ikwu uru uri ejije bara

Week 2

Topic: Abụ ụmụak a

Performance objectives

  1. Igụ abụ ụmụaka
  2. Ije ejije dị na ha
  3. Ikwu mmasị na obiụtọ n’ịgụ abụ ụmụaka

Contents

  1. Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ e ji eku nwa, abụ egwuregwu, abụ ọrụ dg.

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ajụjụ
  4. Nzipụta
  5. Ọgụgụ
  6. Okwukwe

Student’s Activities

  1. Igụ abụ
  2. Ikwe abụ n’isi
  3. Ijụ na ịza ajụjụ
  4. Ije ejije

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Tepurekọda Redio Televishọn Ngwa egwu

Evaluation Guide

  1. gụ abụ
  2. Ikwe abụ
  3. Ije ejije dị n’abụ ụmụaka
  4. Ikwu ihe mmuta dị n’abụ

Week 3

Topic: Akụko ifo

Performance objectives

  1. ịkọ akụkọ ifo
  2. izipụta nghọta, mmasị, obiụtọ n’akụkọ ifo
  3. ikwu ihe mmụta si n’akụkọ
  4. ijepụta ejije si n’akụkọ

Contents

  1. Nke mbe na nke na-akụzi ezi omume
  2. Ihe mmụta sị n’akụkọ ifo

Teacher’s Activities        

  1. Iko akụkọ ifo
  2. Nzipụta
  3. Ọmụmaatụ
  4. Nkọwa

Student’s Activities

  1. Ige akụkọ
  2. Ikọ akụkọ
  3. Ije ejije
  4. Ijụ na ịza ajụjụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Akpụrụakpụ
  3. Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. Ikọ akụkọ ifo n’ụzọ dabara adaba
  2. Ikwu ihe mmụta si n’akụkọ a kọrọ
  3. Iza ajụjụ si n’akụkọ ifo

SUBJECT:  IGBO LANGUAGE                                    CLASS LEVEL: PRIMARY 2

THEME 3: OMENALA

Week 1

Topic: Ekele

Performance objectives

  1. ikele ekele dị iche iche
  2. ikwu oge e ji ekele ha
  3. igosipụta etu e si ekele ha

Contents

  1. Ekele ụtụtụ
  2. Ekele ehihie
  3. Ekele anyasị

Teacher’s Activities        

  1. Ajụjụ ọni
  2. Nkụzi ekele dị iche iche
  3. Nkọwa mgbe e ji ekele ekele ndị a
  4. Ejije
  5. Uri / Egwu

Student’s Activities

  1. Ikwu ekele dị iche iche
  2. Ikelerịta onwe ha ekele ndị a site n’ejije
  3. Igụ uri / egwu ekele

Teaching & Learning Material  

1              – Eserese onye na- ekele ekele dị iche iche

2              – Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. ikwupụta ekele dị iche iche
  2. ikele ekele dị iche iche n’ụzọ dabara adaba
  3. ịgụ ụrị /egwu ekele (abụọ)

Week 2

Topic: Ahụike onwe na nke gburugbur u

Performance objectives

  1. ikwugharị ihe a mụrụ gbasara akụkụ ahụ mmadụ
  2. ikwu ka e si edebe akụkụ ahụ ọcha
  3. ikwu ụmụ ọrịa ụfọdụ na- emetụta akụkụ ahụ
  4. ikwu ụzọ mgbochi ọrịa ụfọdụ

Contents

  1. Akụkụ ahụ mmadụ
  2. Idowe akụkụ ahụ ọcha
  3. Ụmụ ọrịa ụfọdụ
  4. Ụzọ mgbochi ụmụ ọrịa
  5. Uru ahụike bara

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ajụjụ
  3. Ngosipụta
  4. Mkpọpụta
  5. Uri e ji arụgosị akụkụ ahụ

Student’s Activities

  1. Ikwugharị aha akụkụ ahụ
  2. Ikwu ka e si edebe akụkụ ahụ ọcha
  3. Ikwupụta ụmụ ọrịa ụfọdụ.
  4. Ikwu ụzọ mgbochi ọrịa ụfọdụ
  5. Ikwe ukwe ahụike dịka: Etu a ka anyi si abọ isi, bọ isi, bọ isi … Etu a ka an ị si abọ isi n’ụtụtụ

Teaching & Learning Material  

1              – Eserese

2              – Chaatị

3              – Kaadị mgbubam

4              – Ngwa mmetụaka

5              – Ụgbọojii

Evaluation Guide

  1. Ajụjụ
  2. rụgosi akụkụ ahụ ụfọdụ
  3. Ikpọpụtasị ụmụ ọrịa ụfọdụ na mgbochi ha

Week 3

Topic: Egwuregw u Ọdinala

Week 4

Topic:    Ọrụ dịịrị onye ọ bụla

Performance objectives

  1. ikwu ọrụ nne na nna n’ezinaụlọ
  2. ịkọwakwu ụzọ dị iche iche nne na nna si arụ ọrụ
  3. Ikwu mkpa ọ dị on e ọ bụla ison e rụọ ọrụ n’ezinaụlọ.

Contents

  1. Ọrụ dịịrị nne na nna n’ezinaụlọ
  2. Ụzọ dị iche iche ha si arụ ọrụ
  3. Mkpa ọ dị ison e rụo ọrụ n’ezinaụlọ

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ajụjụ
  3. Ọmụmaatụ

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Iza ajụjụ
  3. kparịta ụka gbasara ọrụ nne na nna n’ezinaụlọ
  4. Ikwu mkpa ọ dị ison e rụo ọrụ n’ezinaụlọ

Teaching & Learning Material  

1              – Eserese

2              – Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. ịkwupụta ọrụ nne na nna n’ezinaụlọ
  3. ikọwapụta ụzọ ha si arụ ọrụ
  4. Ikwu uru dị n’ison e rụọ ọrụ n’ezinaụlọ

Week 5

Topic: Ejiji ndị Igbo

Performance objectives

  1. Iji ejiji e ji mara ndị Igbo
  2. Igosipụta mmasị n’ejiji ndị a site n’iji ha n’onwe ha
  3. Ichọpụta ihe dị iche n’ejiji ndị Igbo na nke ndị agbụrụ ọzọ
  4. Ikwu uru iji ejiji Igbo bara

Contents

  1. Ejiji ndị Igbo: ndị nwoke, ndị ntorọbịa, Ụmụaka, ndị Eze na ndị chiri echichi
  2. Ndịiche dị n’etiti ejiji ndị Igbo na nke ndị agbụrụ ọzọ
  3. Uru iji ejiji Igbo bara

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ajụju
  3. Ọmụmaatụ
  4. Ngosi
  5. Ejije

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Iza ajụjụ
  3. Ijụ jụjụ
  4. Ikparịta ụka gbasara ejiji ndị Igbo

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa ejiji ndị Igbo dị iche iche Eserese Foto ndị jiri ejiji Igbo

Evaluation Guide

  1. iza ajụjụ gbasara ejiji ndị Igbo
  2. Igosipụta ejiji na ndị ndịiche dị n’etiti ejiji ndị Igbo na nke ndị agbụrụ ọzọ
  3. Ikwu uru iji ejiji Igbo bara.

Week 6

Topic: Egwuregw u ụmụihe a na-hụa n’ezinaụlo n’ ala Igbo

Igbo Curriculum for Primary 3

THEME 1: ASỤSỤ

Week 1

Topic: Ọnụọgụgụ 1 – 100

Performance objectives

  1. ịkpọpụta ọnụọgụgụ
  2. ịchọpụta ihe nke ọ bụla pụtara
  3. ịgụtali ọnụọgụgụ
  4. idetali ọnụọgụgụ

Contents

  1. Mkpọpụta ọnụọgụgụ
  2. Ngụtali ọnụọgụgụ
  3. Odide ọnụọgụgụ

Teacher’s Activities        

  1. Igụkọ ihe ndi a na- ahụ anya
  2. Ngụpụta
  3. Mmakọta
  4. Odide
  5. Nhọpụta

Student’s Activities

  1. Ikpọpụta ọnụọgụgụ
  2. Igụpụta ọnụọgụgụ
  3. Odide ọnụọgụgụ
  4. Irụgosi ọnụọgụgụ

Teaching & Learning Material  

  1. Okwuchi karama, mkpụrụ okwe Eserese Kaadị mgbubam Nọmbakaadi, Abakuusu, ihe dị iche iche a na-agụkọ agụkọ

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. ịgụgharị ọnụọgụgụ
  3. ide ọnụọgụgụ
  4. ịmakọ ọnụọgụgụ na mkpụrụokwu
  5. ịrụgosi ọnụọgụgụ
  6. ịhọpụta ọnụọgụgụ

Week 2

Topic: Mkparịtaụk a banyere nrubeisi

Performance objectives

  1. Ikwupụta ụzọ dị iche iche e si egosi nrubeisi
  2. ịkparịta ụka n’onwe ha ban ere nrubeisi               
  3. ịkọwa uru dị n’irube isi

Contents

  1. Nkọwa nrubeisi
  2. Ụzọ dị iche iche e si egosipụta nrubeisi
  3. Uru dị n’irubeisi

Teacher’s Activities        

  1. Mkparịtaụka
  2. Nkọwa
  3. Ajụjụ na azịza

Student’s Activities

  1. Ikparịta ụka
  2. Ijụ na iza ajụjụ
  3. Ngosipụta

Teaching & Learning Material  

  1. Redio
  2. Tepurekọda
  3. Eserese
  4. Televishọn
  5. Kaadị mgbubam
  6. Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  • Iza ajụjụ gbasara nrubeisi
  • Ikọwa uru dị n’irube isi

Week 2

Topic: Ime ihe e kwuru

Performance objectives

  1. ime ihe e kwuru dịka: kwụrụ ọtọ, nọdụ ala, gbaa ọsọ, mechie an a, kụọ aka, kpudo isi n’oche
  2. ime ka onye ọzọ

Contents

  1. Okwu ndị na-egosi ihe a ga-eme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg. Mmekọọzọ

Teacher’s Activities        

  1. Omume
  2. Nkọwa         
  3. Ngosipụta

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Ime ihe e kwuru
  3. Isịrịta onwe ha mee ihe
  4. Igụ uri dịka: meenụ ihe m mere, an ị ga-eme ihe i mere ugbu a dg.

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Kaadị mgbubam Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. ịgwa ụmụaka ibe ha ihe ha ga-eme
  3. Ngosipụta ihe e kwuru N omi na igosipụta agwa abụọ

Week 4

Topic: Ọgụgụ ahịrịokwu mfe

Performance objectives

  1. ịgụ ahịrịokwu mfe were were
  2. izipụta nghọta ahịrịmfe ha gụpụtara
  3. igosi mmasị n’ọgụgụ ahịrịokwu mfe ndị ọzọ
  4. imebe ahịrịmfe
  5. ịgụ ederede mfe

Contents

  1. Ọgụgụ werewere
  2. Nghọta
  3. Ngụwanye

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ
  2. Nkọwa
  3. Ajụjụ
  4. Ọmụmaatụ

Student’s Activities

  1. Inọzi anọzi nke ọma
  2. Ijizi akwụkwọ.
  3. Igụ n’arụghị aka na mkpụrụokwu.
  4. Ikpọzi okwu akpọzi
  5. Ikọwa mpụtara ahịrịokwu ha gụru
  6. Igụ ahịrịmfe
  7. Imebe ahịrịmfe

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ Tepurekọda Nkọwaokwu

Evaluation Guide

1              ịgụ akwụkwọ

2              ịza ajụjụ

3              ịgụgharị ahịrịmfe, ịkọwa isiokwu nke otu ahịrịmfe

4              imebe ahịrịmfe atọ nke ha

SUBJECT:  IGBO LANGUAGE                                    CLASS LEVEL: PRIMARY 3

THEME 2: AGỤMAGỤ

Week 1

Topic: Mmepụ t ejije nkenke

Performance objectives

  1. imepụt ejije dị nkenke
  2. ikọwa ngwa ndị dị mkpa e ji emepụt ejije hụ
  3. ikwu ihe ha mụt r n kwa ọnọdụ onye ọ bụla na y bụ ejije

Contents

  1. Nhọpụta ndị ga-emepụta ejije nkenke
  2. Nhọpụta ejije dị nkenke
  3. Ngwa ndị e ji emepụta ejije
  4. Mmepụta ejije dị nkenke
  5. Ihe mmụta dị n’ejije ahụ.

Teacher’s Activities        

  1. Ajụjụ
  2. Nkọwa
  3. Ngosipụta
  4. Mgbazi na nkuzi
  5. Ntule na nnyocha
  6. Ejije

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Iza ajụjụ
  3. Imezi ngwa ejije
  4. Ikwado ime ejije
  5. Imepụta ejije n’onwe ya
  6. Ikwu ihe mmụta dị n’ejije

Teaching & Learning Material  

  1. Ọgbọ/Obom/ Nkwago
  2. Ngwa ejije
  3. Ụmụaka n’onwe ha.

Evaluation Guide

  1. Iza ajụjụ to. za ajụjụ tọ
  2. Ịkpọpụta aha mm dụ moaobụ gwa anọ dị n’ejije  Ikwu ngwa ejije atọ
  3. ịkọw ihe atọ ha mụtara site n’ejije nkenke ha mere

Week 2

Topic:  Uri / Abụ (Egwu)

Performance objectives

  1. ịgụ uri / egwu
  2. izipụta mmasị na obiụtọ n’ebe uri / egwu dị
  3. ịkụ egwu

Contents

  1. Uri ọṅụ nwa
  2. Uri iku nwa
  3. Uri ndịụka
  4. Uri ọrụ

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ngosi
  3. Mgbazi
  4. Ọmụmaatụ

Student’s Activities

  1. Igụ uri / egwu
  2. Igba uri / egwu.
  3. Ikụ uri / egwu ọrụ, ọṅụ nwa na nke iku nwa

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa egwu dị iche iche dk: ọsha, udu, ekwe,ọja, ịchaka, ijele, ogene Eserese, Chaatị, Ejiji egwu, Redio, Tepurekọda, dg.

Evaluation Guide

  1. ịjụ na ịza ajụjụ
  2. ịgụ otu uri/abụ
  3. ikwe otu uri/abụ
  4. ịkụ egwu
  5. ịgba egwu
  6. onyenkuzi: ilelepụta anya

Week 3

Topic: Ilu dị mfe

Performance objectives

  1. kọwaa ihe bụ ilu na nkenke
  2. tụọ ilu mfe
  3. kwupụt mpụtara ilu mfe ụfọdụ
  4. kwue uru ilu bara

Contents

  1. Ndị bụ okwu amamihe na ilu
  2. Ndị na-ekwukarị h dịka: ndị okenye na ndị chiri echichi
  3. Uru ilu bara na ndụ ndị Igbo

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ajụjụ
  4. Ọsịsa

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Itụ ilu dị mfe
  3. Ijụ na iza ajụjụ
  4. Ikọwa ilu dị mfe
  5. Ikwu uru ilu bara
  6. Ise eserese na-akọwa ilu

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Akwụkwọ ọgụgụ
  3. Kaadị mgbub m

Evaluation Guide

  1. ịtụ ilu tọ ha maara
  2. ịkọwa ilu bụọ
  3. ikwu uru abụọ ilu bara
  4. ise eserese iji gosipụta otu ilu

Week 4

Topic: Agwụgw a dị mfe (Gwa m gwa m gwa m)

Performance objectives

  1. ịjụpụta ma zakwaa gwa mgwa m gwa m ndị dị mfe
  2. izipụta nghọta gwa m gwa m gwa m
  3. izipụta obi ụtọ na mmasị ha site n’ịgụ na n’ịza ha
  4. ikwu ihe mmụta dị na gwa m gwam m gwa m
  5. ime ajụaza n’si otu gwa m gwa m gwa m

Contents

  1. Gwa m gwa m gwa m dị iche iche
  2. Ajụaza n’isi otu gwa m gwa m gwa m

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
    • Ajụjụ na azịza
    • Nzipụtu
    • Ọmụmaatụ

Student’s Activities

  • Ige ntị
    • Ijụ agwụgwa
    • Iza agwụgwa
    • Ikwu ihe mmụta.
    • Ime ajụaza gwa m gwa m gwa m

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Akpụrụakpụ
  3. Chaatị
  4. Kaadị mgbubam

Evaluation Guide

  1. ịjụ gwa m gwa m gwa m
  2. ịza gwa m gwa m gwa m atọ
  3. ikwu otu uru gwa m gwa m gwa m bara

Week 5

Topic: Odide ahịrịokw u mfe

Week 6

Topic:    Akụkọ ifo

Performance objectives

  1. ịkọ akụkọ ifo
    1. izịpụta mmasi, nghọta, obi ụtọ na ezigbo agwa site n’ison e n’akụkọ ifo
    1. imepụta ejije si n’akụkọ ifo
    1. ikwu ihe mmụta si n’akụkọ ifo

Contents

  1. Akụkọ ifo dị iche iche dịka:          
  2. nke okike na nke na-akụzi           
  3. Ihe mmụta si n’akụkọ ifo             

Teacher’s Activities        

  1. Ikọ akụkọ
  2. Nziputa
  3. Ọmụmaatụ

Student’s Activities

  1. Ige akụko  
  2. Ikọ akụkọ ezi omume
  3. Ije ejije
  4.    Iza ajụjụ
  5.   Ise eserese

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese,
  2. Akpụrụakpụ Redio na
  3. Televishọn Tepurẹkọda

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. ije ejije
  3. ise eserese

SUBJECT:  IGBO LANGUAGE                                    CLASS LEVEL: PRIMARY 3

THEME 3: OMENALA

Week 1

Topic:    Uru Uru ịkpa agwa ọma bara

Performance objectives

  1. ikwupụta agwa ọma ụmụaka na-akpa
  2. ikwupụta omume ọjọọ ụmụaka na- eme
  3. ịkọwapụta ntaramahụhụ so omume ọjọọ
  4. Uru dị n’ime omume ọma

Contents

  1. Agwa ọma ụmụaka ṅa- akpa
  2. Omume ọjọọ ụmụaka na- eme
  3. Ntaramahụhụ so omume ọjọọ
  4. Uru dị n’ime omume ọma

Teacher’s Activities        

  1. Nkowa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ejije
  4. Nzipụta

Student’s Activities

  1. Ikwu omume ọma na nke ọjọọ dị iche iche.
  2. Ikparịta gbasara omume ọma na nke ọjọọ
  3. Ijụ na ịza ajụjụ
  4. Ime nkenke ejije banyere omume ọma/ọjọọ

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ Chaatị Ụmụaka n’onwe ha dg.

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. ikwu omume ọma abụọ
  3. ikwu omume ọjọọ dị iche iche
  4. ịkọwa ntaramahụhụ so omume ọjọ
  5. ikwu uru dị n’ime omume ọma

Week 2

Topic: Nri ndị Igbo

Performance objectives

  1. ịkpọpụta aha nri ndị Igbo dị iche iche
  2. ịkọtali oge a na-eri nrị dị iche iche
  3. Ikwu ụdị nri ndị Igbo na- amasi ha
  4. Idetu ụdị nri ala an ị dị iche iche

Contents

  1. Aha nri ndị Igbo dị iche iche
  2. Oge a na-eri ha
  3. Ụdị nri ndị Igbo na-amasị ha
  4. Odide nri ndị Igbo dị iche iche

Teacher’s Activities        

  1. Ajụjụ ọnụ
  2. Nkọwa nri ndị Igbo dị iche iche
  3. Ngosi nri ndị Igbo dị iche iche
  4. Odide aha nri ndị Igbo dị iche iche

Student’s Activities

  1. ịkpọpụta nri ndị Igbo iche iche
  2. Ikọtali oge a na-eri ha
  3. Ikwu ụdị nri ndị Igbo na-amasị ha
  4. Idetu aha nri ndị Igbo dị iche iche

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwongwo nri dị iche iche Eserese Akwụkwọ ọgụgụ ndị ọzọ

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. ịrụgosi nri ndị Igbo dị iche iche
  3. ise eserese nri ndị Igbo dị iche iche

Week 3

Topic: Nnabat a on eọbịa

Performance objectives

  1. ịkọwa on e bụ on eọbịa
  2. ikwu ụzọ dị iche iche e si anabata on eọbịa
  3. ịkpọpụta ihe ndị e ji ele ọbịa
  4. ịnabata on eọbịa n’onwe ha
  5. ikwu mkpa ọ dị ịkpachapụ an a n’ịnabata on eọbịa

Contents

  1. Nkọwa onyeọbịa
  2. Ụzọ nnabata onyeọbịa
  3. Ihe ndị e ji ele ọbịa
  4. Nnabata on eọbịa
  5. Ọghọm dị n’ịnabata onyeọbịa ọjọọ

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ajụjụ na aziza
  3. Mkpọpụta
  4. Ngosi
  5. Ejije
  6. Nrụgosi

Student’s Activities

  1. Ikọwa onyeọbịa
  2. Ikwupụta ụzọ e si anabata onyeọbịa
  3. ịkpọpụta ihe ndị e ji ele ọbịa
  4. Inabata onyeọbịa
  5. Ikwu ọghọm dị n’inabata onyeọbịa ọjọọ. Ime ejije ile ọbịa

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa e ji ele ọbịa Eserese Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. ịkọwa on eọbịa
  2. ikwu ihe atọ e ji ele on eọbịa
  3. igosipụta ụzọ e si anabata on eọbịa
  4. ikwu otu ọghọ m dị n’inabata ọbịa n’akpachapụghị anya

Week 4

Topic: Ekwumekwu: nlekọta ụmụaka

Performance objectives

  1. ikwu etu e si elekọta ụmụaka
  2. ndị na- elekọta ụmụaka
  3. uru ọ bara ilekọta ụmụaka
  4. ụzọ ụfọdụ e ji megbụ ụmụaka
  5. ụzọ e si egbochi mmegbu ụmụaka

Contents

  1. Ụzọ nlekọta ụmụaka
  2. Ndị na-elekọta ụmụaka
  3. Uru ọ bara ilekọta ụmụaka
  4. Ụzọ dị iche iche e si emegbu ụmụaka
  5. Ụzọ mgbochi mmegbu ụmụaka

Student’s Activities

  1. Nkọwa
  2. Ejije
  3. Ngosipụta
  4. Ọmụmaatụ
  5. Ajụjụ na azịza

Teaching & Learning Material  

Eserese Ụmụaka n’onwe ha Akwụkwọ ọgụgụ Tepurẹkọda Televishọn

READ ALSO

Igbo Language Curriculum for Primary 1

Igbo Language Curriculum for Primary 2

Igbo Language Curriculum for Primary 3

Igbo Curriculum for Primary 4 to 6

Igbo Language Curriculum for Primary 1 to 6

English Language Curriculum for Primary 1 to 6

Share this Article
Leave a comment