Year 2 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 2. Na gburugburu, Ime ihe e kwuru, mkpụrụedemede, Akụkọ ifo – Schemeofwork.com
THEME 1: ASỤSỤ
Week 1
Topic: Ikpọgasị ihe aha (ezinaụlọ)
Performance objectives
- Ikwu ụfọdụ ihe ha na-ahụ n’ezinaụlọ ha
- Ikọw ihe ndị e jig sị h eme
- Ikwu uru ha bara
Contents
- Ihe ndị n – hụ n’ezin ụlọ dịk : oche, akwa, efere, ite, ngaji, igbe, ikwe dg
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Mkparịtaụka
- Ajụjụ na azịza
- Ise eserese
- Ngosipụta
- Ajụjụ na azịz
Student’s Activities
- Ikpọpụt aha ihe ndị ha na-hụa n’ezin ụlọ.
- Ikparịt ụka gbasara ihe e ji ha eme
- I jụ na ịza ajụjụ
- Ise eserese
Teaching & Learning Material
- Eserese/foto
- Ngwa mmetụa ka
- Ụgbọ odee
- Redio
- Tepurekọda
- Televishọn
Evaluation Guide
- ikwupụt ihe tọ h na- ahụ n’ezin ụlọ
- Ikọw ihe e ji ihe ndị a eme
- ise eserese bụọ iji gosi ihe ha na- hụ n’ezin ụlọ
Week 2
Topic: Ime ihe e kwuru
Performance objectives
- ime ihe e kwuru dịka: kwụrụ ọtọ, nọdụ ala, gbaa ọsọ, mechie an a, kụọ aka, kpudo isi n’oche
Contents
- Okwu ndị na-egosi ihe a ga eme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg.
Teacher’s Activities
1 Omume
2 Nkọwa
3 Ngosipụta
Student’s Activities
- Ige ntị
- Ime ihe e kwuru
- sịrịta onwe ha mee ihe
- Igụ uri dịka: meenụ ihe m mere, an ị ga-eme ihe i mere ugbu a dg
Teaching & Learning Material
- Eserese
- Eserese – Kaadị-mgbubam
- Ụmụaka n’onwe ha
Evaluation Guide
1 za ajụjụ
2 ịgwa ụmụaka ibe ha ihe ha ga-eme
3 Ngosipụta ihe e kwuru
Week 3
Topic: Onụọgụgụ 1 – 50
Performance objectives
- ịkpọpụta ọnụọgụgụ
- igosipụta ihe nke ọ bụla pụtara
- ịhazi ọnụọgụgụ n’usoro
- idetali ọnụọgụgụ
Contents
- Mkpọpụta ọnụọgụgụ
- Igosipụta nke bụ nke
- Nhazi ọnụọgụgụ n’usoro
- Idetali ọnụọgụgụ
Teacher’s Activities
- Izụ okwe
Student’s Activities
- Ikpọpụta ọnụọgụgụ
- Igosipụta nke bụ nke
- Ikparịta ụka
- Ihazi ọnụọgụgụ
- Idetu ọnụọgụgụ
- Igwu egwuregwu ọnụọgụgụ
Teaching & Learning Material
Evaluation Guide
Week 4
Topic: Mkparịtaụka
Performance objectives
- ileru anya ala ma kọwaa ihe ha hụrụ/nụrụ
- ikwu okwu n’usoro dabara adaba
- ikwu okwu dabara adaba
- Ikwupụta uche ha site na mkparịtaụka
Contents
- Ihe ndị a na-ahụ an a; ihe
- ndị a na-anụ na ntị n’ụlọ na n’ụlọ akwụkwọ ha
- Ihe ndị ha nụrụ na redio na ihe ndị ha hụrụ na televishọn.
Teacher’s Activities
- Mkparịtaụka
- Nkọwa na nduzi
- Ajụjụ na azịza
- Ntulekọta
- Ejije
- Osise
- Mkpagharị gburugburu ụlọakwụkwọ
Student’s Activities
- ikwupụta ihe ndị ha hụrụ maọbụ ha nụrụ
- kọwa ọdidi ihe ndi a
- tụlekọta ha
- kpagharị gburugburu ụlọ akwụkwọ ma kọwaa ihe ndị ha hụrụ
- Ije ejije
- Isepụta ihe ndị a
- Isepụta ihe ndịa
Teaching & Learning Material
- Redio
- Tepurekọda
- Eserese
- Televishọn
Evaluation Guide
- za ajụjụ
- Ikwupụta ihe ndị ha hụrụ
- ije ejije banyere ihe ha hụrụ/nụrụ
- ise eserese
Week 5
Topic: Igụ Mkpụrụedemed e
Performance objectives
- ikpọpụta mkpụrụedemede
- ịchọpụta mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
- iji ha mebe mkpụrụokwu
- ịkọpị site n’ụgbọojii na ihe e dere na letakaadị
Contents
- Mkpụrụedemede
- Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
- Mmebe okwu
- Nkọpị abịchịị na mkpụrụokwu
Teacher’s Activities
- Odide
- Nkọpị
- Ọkpụkpọ
- Mmakọ
Student’s Activities
- Ikpọpụta abịchịị
- Ide abịchịị
- Imebe mkpụrụokwu
- Ihọpụta mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
- Iji mkpụrụedemede mejupụta okwu dịka:a- a (aka, akpa). dg.
Teaching & Learning Material
- Akpụrụakpụ
- Ụrọ
- Ụgbọ aja
- Ụgbọojii
- Kaadị mgbubam
- Eserese
Evaluation Guide
- Igụpụta mkpụrụedemede ise
- ide abịchịị
- ịhọpụta mkpụrụedemede iri
- Iji mkpụrụedemede imejupụta mkpụrụokwu
Week 6
Topic: Idepụtakwu Mkpụrụedemed e
Performance objectives
- idepụtali mkpụrụedemede
- ichoputa ma dekwa mkpuru edemede ndi gbara mkpị
- iji ha mebe ahiriokwu
- ịkọpị ihe e dere n’ụgbọojii n letakaadị
Contents
- Mkpụrụedemede
- Mkpụrụedemede ndị gbara mkpị
- Mmebe okwu
- Nko pi bi chịị na mkpụrụokwu
Teacher’s Activities
- Odide
- Nkọpị
- Ọkpụkpọ
- Mmejupụta okwu
Student’s Activities
- Ide abịchịị
- Imebe mkpụrụokwu
- I họpụta mkpụrụedemede ndị gbara mkpi
- Iji mkpụrụedemede mejuputa okwu dika:
- a – a (aka)
- e – o (ego) dg
Teaching & Learning Material
- Akpụrụakpụ
- Ụrọ
- Ụgbọojii
- Kaadị mgbubam
- Eserese
Evaluation Guide
- ide mkpụrụedemede ise
- ide mkpụrụedemede gbara mkpị
- Iji mkpụrụedemede mee hịrịokwu
- Imejupụta mkpụrụokwu.
SUBJECT: IGBO LANGUAGE CLASS LEVEL: PRIMARY 2
THEME 2: AGỤMAGỤ
Week 1
Topic: Uri ejije
Performance objectives
- imepụta uri nọ n’ụdị ejije
- igba uri etu ọ ga- adaba n’ụdị ejije
- igosi mmasị ha nwere n’izipụta uri ejije
- kwuo ihe ha muatra n’ejije
Contents
- Nhọpụt ndị ga-agba uri ejije
- Ngwa na ejiji ndị e ji eme uri ejije
- Ịgba uri ejije
- Nhazi ihe ndị a niile ka ha nọrọ n’ụdị kwesịrị ekwesị
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ajụjụ
- Ntụziaka
- Ntule na nnyocha
- Ngosipụta
Student’s Activities
- Ige ntị
- Ijụ ajụjụ
- Ihazi ngwa ejije
- Ịmụ uri ejije
- Ịgba uri ejije
Teaching & Learning Material
- Nkwago, obom maọbụ ọgbọ
- Ụmụaka n’onwe ha
- -Ngwa ejije
Evaluation Guide
- Ikwu ụzọ ihe atọ ha mụtara site n’uri ejije
- Ikwu ụzọ mmadụ ole ha hụtara so n’ejije
- Ikwu uru uri ejije bara
Week 2
Topic: Abụ ụmụak a
Performance objectives
- Igụ abụ ụmụaka
- Ije ejije dị na ha
- Ikwu mmasị na obiụtọ n’ịgụ abụ ụmụaka
Contents
- Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ e ji eku nwa, abụ egwuregwu, abụ ọrụ dg.
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ọmụmaatụ
- Ajụjụ
- Nzipụta
- Ọgụgụ
- Okwukwe
Student’s Activities
- Igụ abụ
- Ikwe abụ n’isi
- Ijụ na ịza ajụjụ
- Ije ejije
Teaching & Learning Material
- Eserese Tepurekọda Redio Televishọn Ngwa egwu
Evaluation Guide
- gụ abụ
- Ikwe abụ
- Ije ejije dị n’abụ ụmụaka
- Ikwu ihe mmuta dị n’abụ
Week 3
Topic: Akụko ifo
Performance objectives
- ịkọ akụkọ ifo
- izipụta nghọta, mmasị, obiụtọ n’akụkọ ifo
- ikwu ihe mmụta si n’akụkọ
- ijepụta ejije si n’akụkọ
Contents
- Nke mbe na nke na-akụzi ezi omume
- Ihe mmụta sị n’akụkọ ifo
Teacher’s Activities
- Iko akụkọ ifo
- Nzipụta
- Ọmụmaatụ
- Nkọwa
Student’s Activities
- Ige akụkọ
- Ikọ akụkọ
- Ije ejije
- Ijụ na ịza ajụjụ
Teaching & Learning Material
- Eserese
- Akpụrụakpụ
- Ụmụaka n’onwe ha
Evaluation Guide
- Ikọ akụkọ ifo n’ụzọ dabara adaba
- Ikwu ihe mmụta si n’akụkọ a kọrọ
- Iza ajụjụ si n’akụkọ ifo
SUBJECT: IGBO LANGUAGE CLASS LEVEL: PRIMARY 2
THEME 3: OMENALA
Week 1
Topic: Ekele
Performance objectives
- ikele ekele dị iche iche
- ikwu oge e ji ekele ha
- igosipụta etu e si ekele ha
Contents
- Ekele ụtụtụ
- Ekele ehihie
- Ekele anyasị
Teacher’s Activities
- Ajụjụ ọni
- Nkụzi ekele dị iche iche
- Nkọwa mgbe e ji ekele ekele ndị a
- Ejije
- Uri / Egwu
Student’s Activities
- Ikwu ekele dị iche iche
- Ikelerịta onwe ha ekele ndị a site n’ejije
- Igụ uri / egwu ekele
Teaching & Learning Material
1 – Eserese onye na- ekele ekele dị iche iche
2 – Ụmụaka n’onwe ha
Evaluation Guide
- ikwupụta ekele dị iche iche
- ikele ekele dị iche iche n’ụzọ dabara adaba
- ịgụ ụrị /egwu ekele (abụọ)
Week 2
Topic: Ahụike onwe na nke gburugbur u
Performance objectives
- ikwugharị ihe a mụrụ gbasara akụkụ ahụ mmadụ
- ikwu ka e si edebe akụkụ ahụ ọcha
- ikwu ụmụ ọrịa ụfọdụ na- emetụta akụkụ ahụ
- ikwu ụzọ mgbochi ọrịa ụfọdụ
Contents
- Akụkụ ahụ mmadụ
- Idowe akụkụ ahụ ọcha
- Ụmụ ọrịa ụfọdụ
- Ụzọ mgbochi ụmụ ọrịa
- Uru ahụike bara
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ajụjụ
- Ngosipụta
- Mkpọpụta
- Uri e ji arụgosị akụkụ ahụ
Student’s Activities
- Ikwugharị aha akụkụ ahụ
- Ikwu ka e si edebe akụkụ ahụ ọcha
- Ikwupụta ụmụ ọrịa ụfọdụ.
- Ikwu ụzọ mgbochi ọrịa ụfọdụ
- Ikwe ukwe ahụike dịka: Etu a ka anyi si abọ isi, bọ isi, bọ isi … Etu a ka an ị si abọ isi n’ụtụtụ
Teaching & Learning Material
1 – Eserese
2 – Chaatị
3 – Kaadị mgbubam
4 – Ngwa mmetụaka
5 – Ụgbọojii
Evaluation Guide
- Ajụjụ
- rụgosi akụkụ ahụ ụfọdụ
- Ikpọpụtasị ụmụ ọrịa ụfọdụ na mgbochi ha
Week 3
Topic: Egwuregw u Ọdinala
Week 4
Topic: Ọrụ dịịrị onye ọ bụla
Performance objectives
- ikwu ọrụ nne na nna n’ezinaụlọ
- ịkọwakwu ụzọ dị iche iche nne na nna si arụ ọrụ
- Ikwu mkpa ọ dị on e ọ bụla ison e rụọ ọrụ n’ezinaụlọ.
Contents
- Ọrụ dịịrị nne na nna n’ezinaụlọ
- Ụzọ dị iche iche ha si arụ ọrụ
- Mkpa ọ dị ison e rụo ọrụ n’ezinaụlọ
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ajụjụ
- Ọmụmaatụ
Student’s Activities
- Ige ntị
- Iza ajụjụ
- kparịta ụka gbasara ọrụ nne na nna n’ezinaụlọ
- Ikwu mkpa ọ dị ison e rụo ọrụ n’ezinaụlọ
Teaching & Learning Material
1 – Eserese
2 – Akwụkwọ ọgụgụ
Evaluation Guide
- ịza ajụjụ
- ịkwupụta ọrụ nne na nna n’ezinaụlọ
- ikọwapụta ụzọ ha si arụ ọrụ
- Ikwu uru dị n’ison e rụọ ọrụ n’ezinaụlọ
Week 5
Topic: Ejiji ndị Igbo
Performance objectives
- Iji ejiji e ji mara ndị Igbo
- Igosipụta mmasị n’ejiji ndị a site n’iji ha n’onwe ha
- Ichọpụta ihe dị iche n’ejiji ndị Igbo na nke ndị agbụrụ ọzọ
- Ikwu uru iji ejiji Igbo bara
Contents
- Ejiji ndị Igbo: ndị nwoke, ndị ntorọbịa, Ụmụaka, ndị Eze na ndị chiri echichi
- Ndịiche dị n’etiti ejiji ndị Igbo na nke ndị agbụrụ ọzọ
- Uru iji ejiji Igbo bara
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ajụju
- Ọmụmaatụ
- Ngosi
- Ejije
Student’s Activities
- Ige ntị
- Iza ajụjụ
- Ijụ jụjụ
- Ikparịta ụka gbasara ejiji ndị Igbo
Teaching & Learning Material
- Ngwa ejiji ndị Igbo dị iche iche Eserese Foto ndị jiri ejiji Igbo
Evaluation Guide
- iza ajụjụ gbasara ejiji ndị Igbo
- Igosipụta ejiji na ndị ndịiche dị n’etiti ejiji ndị Igbo na nke ndị agbụrụ ọzọ
- Ikwu uru iji ejiji Igbo bara.
Week 6
Topic: Egwuregw u ụmụihe a na-hụa n’ezinaụlo n’ ala Igbo
READ ALSO
Igbo Language Curriculum for Primary 1
Igbo Language Curriculum for Primary 3
Igbo Language Curriculum for Primary 4
Igbo Language Curriculum for Primary 5
Igbo Language Curriculum for Primary 6