Igbo Language Curriculum for Primary 1

12 Min Read
Schemeofwork.com 4

Year 1 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 1. Na gburugburu, Ime ihe e kwuru, mkpụrụedemede, Akụkọ ifo – Schemeofwork.com

Table of Contents
THEME 1: ASỤSỤContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ime ihe e kwuruTeacher’s ActivitiesStudent’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ọnụọgụgụ 1-20Teacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Mkparịtaụka banyere onweContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ọgụgụ esereseTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Iji Eserese dee mkpụrụ- edemede (Abịchịị)Teacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Odide mkpụrụ- edemede (Abịchịị)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 2: AGỤMAGỤTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Egwu (uri)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Akụkọ ifoContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 3: OMENALAContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Idebe gburugbur u ọchaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Igụ ụbọchịContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ezi agwaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ọrụ dịịrị onye ọ bụla n’ezinaụl ọContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation Guide

THEME 1: ASỤSỤ

Week 1

Topic: Ekwumekw u Ịkpọ ihe aha            

Performance objectives

  1. Ụmụakwụkwọ ga–enwe ike
  2. ikwu banyere ihe ha hụrụ  na gburugburu
  3. ikwu banyere ihe ha nụrụ           
  4. ịkpọ aha akụkụ hu mmadụ ụfọdụ

Contents

  1. Ọdịdị ihe ndị dị na gburugburu
  2. Ụda ndị a nụrụ na gburugburu
  3. akụkụ hụ mm dụ ụfọdụ

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Mkparịta ụka
  3.  Ajụjụ na azịza
  4.  Ise eserese
  5.  Nrụgosi

Student’s Activities

  1. Ikwupụta ihe ha hụrụ / nụrụ na gburugburu
  2. kparịta ụka gbasara ihe ha hụrụ na ihe ha nụrụ na gburugburu
  3. ịkpọpụt sị m rụgosi aku ku hu mm dụ ụfọdụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese/ foEserese/ foto Ngwa mmetụaka Ụgbọodee Redio Tepurekọda Televishọn

Evaluation Guide

  1. Ikwupụta ihe atọ ha hụrụ na ihe atọ ha nụrụ na gburugburu
  2. ịgosipụta ihe ha hụrụ na ihe ha nụrụ na gburugburu
  3. ịrụgosi aku ku hu mm dụ ụfọdụ tọ n’eserese

Week 2

Topic: Ime ihe e kwuru

Performance objectives

  1. ime ihe e kwuru dịka: kwụrụ ọtọ, nọdụ ala, gbaa ọsọ, mechie an a, kụọ aka, kpudo isi n’oche
  2. ime ka onye ọzọ dịka: onye gafere n’ule, on e nwere ihe nrite, onye na- ebe ekwa

Contents

  1. Okwu ndị na-egosi ihe a ga eme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg.
  2. Mmekọzọ

Teacher’s Activities

  1. Omume
  2. Nkọwa
  3. Ngosipụta
  4. gụ uri dịka: meenụ ihe m mere, an ị ga- eme ihe i mere ugbu a dg
  5. Ime ke on e ọzọ

Student’s Activities

  1. Ige nti
  2. Ime ihe e kwuru
  3. sịrịta onwe ha mee Ihe

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Kaadị-mgbubam Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. ịjụ na ịza ajụjụ
  2. ịgwa ụmụaka ibe ha ihe ha ga-eme
  3. Ngosipụta ihe e kwuru
  4. iṅomipụta otu omume dịka onye ọzọ

Week 3

Topic: Ọnụọgụgụ 1-20

Performance objectives

  1. ịkpọpụta 1-20
  2. ịgụtali ọnụọgụgụ
  3. idetali ọnụọgụgụ

Contents

  1. Mkpọpụta ọnụọgụgụ
  2. Ngụtali ọnụọgụgụ
  3. Odide ọnụọgụgụ

Teacher’s Activities        

  1. Izụ okwe
  2. Igụpụta ihe
  3. Ikpọ ọga

Student’s Activities

  1. Ikpọpụta ọnụọgụgụ
  2. Igụpụta ọnụọgụgụ
  3. Idetali ọnụọgụgụ
  4. Ikụ aka
  5. Itụ okwe
  6. Odide
  7. Mmakọta

Teaching & Learning Material  

  1. Chaatị Akwụkwọ ọgụgụ Mkpụrụ okwe Okwuchi karama

Evaluation Guide

  1. Ikpọpụta ọnụ ọgụgụ 1-20
  2. Igụtali ọnụọgụgụ
  3. Idetali ọnụọgụgụ 1 – 20.

Week 4

Topic: Mkparịtaụka banyere onwe

Performance objectives

  1. ikwu aha ha
  2. ikwu aha nne, nna na ụmụnne ha
  3. ikwu ebe ha bi
  4. ikwu aha obodo ha

Contents

  1. Aha ha
  2. Aha nne, nna na ụmụnne ha
  3. Aha ebe ha bi
  4. Aha obodo ha

Teacher’s Activities        

  1. Ajụjụ na azịza
  2. Nkọwa
  3. Ekwuasa
  4. Ijụ na ịza ajụjụ

Student’s Activities

  1. Ikwu aha ha, nke nne nna na ụmụnne ha
  2. Ikwu aha obodo ha
  3. Ikwu aha ebe ha bi

Teaching & Learning Material  

1              Eserese nke onyenkuzi na nke dị n’akwụkwọ ọgụgụ Foto

Evaluation Guide

  1. ikwu aha ha ndị ezinaụlọ 
  2. ikwu ebe ha
  3. ikwu aha oha

Week 5

Topic: Ọgụgụ eserese

Performance objectives

  1. ịhụta na ịhụba ihe dị n’eserese ama
  2. ịmụbawan e mkpụrụokwu site n’ihe dị n’eserese
  3. ikọwapụta ihe ha hụrụ n’eserese

Contents

  1. Nkọwa ọdịdị ihe dị n’eserese
  2. Mkpụrụokwu
  3. Metụtara ihe dị n’eserese

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ajụjụ na azịza
  3. Mkparịtaụka
  4. Osise
  5. Ejije

Student’s Activities

  1. In ocha na ịkọwa ihe ha hụrụ
  2. kparịta ụka gbasara ihe ha hụrụ
  3. Isegharị ihe ha hụrụ
  4. jụ na ịza ajụjụ
  5. Ije ejije

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Kre ọn oze Ụgbọojii Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. igosịpụta ih
  2. ịkọwapụta i hụrụ
  3. ise eserese gbasara ihe

Year 1 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 1. Na gburugburu, Ime ihe e kwuru, mkpụrụedemede, Akụkọ ifo – Schemeofwork.com

Week 6

Topic: Iji Eserese dee mkpụrụ- edemede (Abịchịị)

Performance objectives

  1. ideputali mkpụrụedemede Igbo site n’iji eserese
  2. ịkpọpụt li mkpụrụedemede
  3. ịrụgosi mkpụrụedemede site n’eserese

Contents

  1. Nkọwa ọdịdị ihe dị n’eserese
  2. Ndepụt mkpụrụedemede site n’eserese
  3. Nhụb mkpụrụedemede ama

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ajụjụ n zịz
  3. Osise
  4. Ejije
  5. Ije ejije.

Student’s Activities

  1. Ikọwa ihe ha hụrụ n’eserese.
  2. Idepụt ihe h hụrụ n’eserese
  3. Isegh ri ihe ha hụrụ
  4. i ju n i z jụjụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Kre ọn oze
  3. Ụgbọojiị
  4. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịkọwapụt i
  2. Isepụt ihe
  3. Idepụt ihe

Week 7

Topic: Odide mkpụrụ- edemede (Abịchịị)

Performance objectives

  1. depụta mkpụrụedemede Igbo n’onwe ha
  2. Ịkpọpụt h n’otu n’otu
  3. Iji nrụaka zipụta h n’u gbo ojii n’onwe ha

Contents

  1. Nkọwa mkpụrụedemede nke ọm
  2. Mkpọpụta mkpụrụedemede
  3. Ndepụta mkpụrụedemede
  4. Mm kọ mkpụrụedemede na ụda ya

Teacher’s Activities        

  1. Mkpọpụta
  2. Omụmaatụ
  3. Nkọw
  4. Ndepụta
  5. Ngụpụta

Student’s Activities

  1. kpọpụta mkpụrụedemede
  2. kpọpụta mkpụrụedemede 2. Ide mkpụrụedemede
  3. Ịrụgosi mkpụrụedemede na ụda ya
  4. Ịkpụ mkpụrụedemede

Teaching & Learning Material  

  1. Chaatị
  2. Kaadị mgbubam
  3. Akwụkwọ ọgụgụ
  4. Let k dị

Evaluation Guide

  1. Ikpọpa mkpụrụede
  2. Idepụta mkpụrụede
  3. Ịrụgosi mkpụrụede
  4. Im kọt mkpụrụede ụda ha

SUBJECT:  IGBO LANGUAGE                                    CLASS LEVEL: PRIMARY 1

THEME 2: AGỤMAGỤ

Week 1

Topic:    Abụ Ụmụaka

Performance objectives

  1. Ụmụakwụkwọ ga –enwe ike
  2. ịgụ abụ ụmụaka
  3. izipụta mmasị na obi ụtọ site n’ison e ịgụ abụ ndị a
  4. ije ejije dị na ha

Contents

  1. Abụ ụmụaka dị iche iche dịka: abụ e ji eku nwa, abụ egwuregwu, abụ akụkọ ifo

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ
    • Okwukwe
    • Ngosipụt
    • Ejije
    • gba egwu

Student’s Activities

  1. Igụ abụ
  2. Ikwe abụ n’isi
  3. jụ na ịza ajụjụ
  4. Ije ejije

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Ngwa egwu Redio

Evaluation Guide

1              Igụ abu

2              ikwe abụ

3              ije ejije dị n’abụ ụmụaka

Week 2

Topic: Egwu (uri)

Performance objectives

  1. igwu egwu /uri ndị obodo ha
    • ịgba egwu /uri obodo ha dị iche iche
    • ịgụ na ịgba egwu ndị ọzọ dị iche iche

Contents

  1. Egwu/uri dị iche iche dịka: egwu ọnwa na egwu egwu ọnwa na egwu
  2. Egwu ndị ọzọ dị iche iche dịka: egwu ndị ụka na nke ugbu a

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ na ọgbụgba         
  2. Ngosipụta

Student’s Activities

  1. gụ egwu /uri
  2. kụ egwu /uri dị iche iche
  3. gba egwu /uri dị iche iche

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa na ejiji egwu dị iche iche dịka: ọsha, ịgba, udu,ekwe, ọja, ogele dg. Eserese

Evaluation Guide

  1. igu egwu / uri
  2. ịkụ egwu /uri ndị obodo ha abụọ
  3. ịgba egwu /uri ịza ajụjụ abụọ

Week 3

Topic: Akụkọ ifo

Performance objectives

  1. ịkọ akụkọ ifo dị mfe
  2. izipụta nghọta, mmasị, obi ụtọ na ezi agwa dị n’ifo
  3. ikwu ihe mmụta si n’akụkọ
  4. ijepụta ejije si n’akụkọ

Contents

  1. Akụkọ ifo dị iche iche dịka
  2. Nke mbe na nke na-akụzi ezi omume
  3. Ihe mmụta sị n’akụkọ ifo

Teacher’s Activities        

  1. Ọkụko
  2. Nzipụta
  3. Ọmụmaatụ
  4. Nkowa

Student’s Activities

  1. Ige akụko
  2. kọ akụkọ
  3. Ije ejije
  4. jụ na ịza ajụjụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Akpụrụakpụ Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. ikọ otu akụkọ ifo dị mfe
  2. Ikwu ihe mmụta si n’akụkọ a kọrọ
  3. Iza ajụjụ si n’akụkọ ifo

SUBJECT:  IGBO LANGUAGE                                    CLASS LEVEL: PRIMARY 1

THEME 3: OMENALA

Week 1

Topic: Ekele

Performance objectives

  1. ikele ekele dị iche iche
  2. ikwu oge e ji ekele ha
  3. igosipụta etu e si ekele ha

Contents

  1. Ekele ụtụtụ
  2. Ekele ehihie
  3. Ekele an asị
  4. Ekele mgbe ha na-arụ ọrụ
  5. Ekele onye meere mmadụ ihe ọma
  6. Ekele onye nọ na nsogbu

Teacher’s Activities        

  1. Ajụjụ ọnụ
  2. Nkụzi ekele dị iche iche
  3. Nkọwa mgbe e ji ekele ekele ndi a

Student’s Activities

  1. Ikwu ekele dị iche iche
  2. Ikelerịta onwe ha ekele ndị a site n’ejije
  3. gụ uri / egwu ekele
  4. Ejije
  5. Uri / Egwu

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese onye na- ekele ekele dị iche iche

Evaluation Guide

  1. kwupụta ekele dị iche iche
  2. ikele ekele dị iche iche
  3. ịgụ ụrị /egwu ekele

Week 2

Topic: Idebe gburugbur u ọcha

Performance objectives

  1. ikwu ihe bụ idebe gburugburu ọcha
  2. ikwu ụzọ dị iche iche e si edebe gburugburu ọcha
  3. ikwu mkpa ọ dị idebe gburugburu

Contents

1              Ebe ndị bụ gburugburu an ị dịka:

(i)            ụlọakwụkwọ

(ii)           ụlọobibi

(iii)          okporoụzọ

2              Ụzọ dị iche iche e si edebe gburugburu ọcha

3              Mkpa ọ dị idebe gburugburu ọcha

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa 
  2. Ntụlekọrịta
  3. Ọmụmaatụ

Student’s Activities

  1. Ikwu banyere idebe gburugburu ọcha
  2. Ikparịta ụka
  3. Ijụ na ịza ajụjụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Kaadị mgbubam Akwụkwọ ọgụgụ Ngwa ndị e ji edebe gburugburu ọcha

Evaluation Guide

  1. ịkwupụta ụzọ abụọ e si edebe gburugburu ọcha
  2. ịkọwapụta mkpa ọ dị idebe gbugburu ọcha
  3. ịjụ na ịza ajụjụ banyere idobe gburugburu ọcha

Week 3

Topic: Igụ ụbọchị

Performance objectives

  1. ịgụpụta ụbọchị dị n’izuụka
  2. ikwu ihe ha na-eme ụbọchị dị iche iche

Contents

1              Ụbọchị dị n’izuụka

2              Ihe na-eme n’ụbọchị ndị ahụ

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ajụjụ na azịza

Student’s Activities

1              kọpụta aha ụbọchị dị n’izuụka

2              Ikwu ihe ha na-eme n’ụbọchị dị iche iche

Teaching & Learning Material  

  1. Chaatị na-egosi ụbọchị

Evaluation Guide

  1. ịgụpụta ụbọchị n’izuụka
  2. ikwu ihe ha na-eme n’otu ụbọchị

Week 4

Topic: Ezi agwa

Performance objectives

  1. ikwupụta agwa ziri ezi
  2. ịkpa agwa ziri ezi
  3. ikwu uru agwa ziri ezi bara

Contents

  1. Ige ntị
  2. Ikwupụta agwa ziri ezi
  3. kpapụta agwa ziri ezi
  4. Ikwu uru dị n’agwa ziri ezi

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ejije
  3. Ngosipụta
  4. Mkparịtaụka

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Ikwupụta agwa ziri ezi
  3. kpapụta agwa ziri ezi
  4. Ikwu uru dị n’agwa ziri ezi

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese  Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. Iza ajụjụ metutara ịkpa ezi agụwa
  2. Ikwupụta uru dị n’ịkpa ezi agwa.

Week 5

Topic: Ọrụ dịịrị onye ọ bụla n’ezinaụl ọ

Performance objectives

  1. Ụmụakwụkwọ ga –enwe ike
  2. gụpụta mkpụrụokwu, idepụta mkpụrụokwu
  3. iji abịchịị dee mkpụrụokwu dị iche iche

Contents

  1. Ọgụgụ mkpụrụokwu
  2. Ọgụgụ eserese
  3. Odide mkpụrụokwu

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ajụjụ
  3. Mkparịtaụka
  4. Ọgụgụ
  5. Odide

Student’s Activities

  1. Igụ mkpụrụokwu
  2. Ijụ na ịza ajụjụ
  3. Ide mkpụrụokwu

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ Kaadị mgbubam Ụgbọojii Ụgbọodee Chaatị ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịgupụta mkpụrụokwu
  2. ide mkp ụrụokwu n’usoro ziri ezi

READ ALSO

Igbo Language Curriculum for Primary 1

Igbo Language Curriculum for Primary 2

Igbo Language Curriculum for Primary 3

Igbo Language Curriculum for Primary 4

Igbo Language Curriculum for Primary 5

Igbo Language Curriculum for Primary 6

Igbo Curriculum for Primary 1 to 3

Igbo Curriculum for Primary 4 to 6

Igbo Language Curriculum for Primary 1 to 6

English Language Curriculum for Primary 1 to 6

Share this Article
Leave a comment