Year 3 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 3. Nnabat a on eọbịa, ọnụọgụgụ, nri ndị Igbo, Gwa m gwa m gwa m – Schemeofwork.com
THEME 1: ASỤSỤ
Week 1
Topic: Ọnụọgụgụ 1 – 100
Performance objectives
- ịkpọpụta ọnụọgụgụ
- ịchọpụta ihe nke ọ bụla pụtara
- ịgụtali ọnụọgụgụ
- idetali ọnụọgụgụ
Contents
- Mkpọpụta ọnụọgụgụ
- Ngụtali ọnụọgụgụ
- Odide ọnụọgụgụ
Teacher’s Activities
- Igụkọ ihe ndi a na- ahụ anya
- Ngụpụta
- Mmakọta
- Odide
- Nhọpụta
Student’s Activities
- Ikpọpụta ọnụọgụgụ
- Igụpụta ọnụọgụgụ
- Odide ọnụọgụgụ
- Irụgosi ọnụọgụgụ
Teaching & Learning Material
- Okwuchi karama, mkpụrụ okwe Eserese Kaadị mgbubam Nọmbakaadi, Abakuusu, ihe dị iche iche a na-agụkọ agụkọ
Evaluation Guide
- ịza ajụjụ
- ịgụgharị ọnụọgụgụ
- ide ọnụọgụgụ
- ịmakọ ọnụọgụgụ na mkpụrụokwu
- ịrụgosi ọnụọgụgụ
- ịhọpụta ọnụọgụgụ
Week 2
Topic: Mkparịtaụk a banyere nrubeisi
Performance objectives
- Ikwupụta ụzọ dị iche iche e si egosi nrubeisi
- ịkparịta ụka n’onwe ha ban ere nrubeisi
- ịkọwa uru dị n’irube isi
Contents
- Nkọwa nrubeisi
- Ụzọ dị iche iche e si egosipụta nrubeisi
- Uru dị n’irubeisi
Teacher’s Activities
- Mkparịtaụka
- Nkọwa
- Ajụjụ na azịza
Student’s Activities
- Ikparịta ụka
- Ijụ na iza ajụjụ
- Ngosipụta
Teaching & Learning Material
- Redio
- Tepurekọda
- Eserese
- Televishọn
- Kaadị mgbubam
- Ụmụaka n’onwe ha
Evaluation Guide
- Iza ajụjụ gbasara nrubeisi
- Ikọwa uru dị n’irube isi
Week 2
Topic: Ime ihe e kwuru
Performance objectives
- ime ihe e kwuru dịka: kwụrụ ọtọ, nọdụ ala, gbaa ọsọ, mechie an a, kụọ aka, kpudo isi n’oche
- ime ka onye ọzọ
Contents
- Okwu ndị na-egosi ihe a ga-eme dịka: nọdụ, kwụrụ, gbaa, pụọ, kpudo isi, kụọ aka dg. Mmekọọzọ
Teacher’s Activities
- Omume
- Nkọwa
- Ngosipụta
Student’s Activities
- Ige ntị
- Ime ihe e kwuru
- Isịrịta onwe ha mee ihe
- Igụ uri dịka: meenụ ihe m mere, an ị ga-eme ihe i mere ugbu a dg.
Teaching & Learning Material
- Eserese Kaadị mgbubam Ụmụaka n’onwe ha
Evaluation Guide
- ịza ajụjụ
- ịgwa ụmụaka ibe ha ihe ha ga-eme
- Ngosipụta ihe e kwuru N omi na igosipụta agwa abụọ
Week 4
Topic: Ọgụgụ ahịrịokwu mfe
Performance objectives
- ịgụ ahịrịokwu mfe were were
- izipụta nghọta ahịrịmfe ha gụpụtara
- igosi mmasị n’ọgụgụ ahịrịokwu mfe ndị ọzọ
- imebe ahịrịmfe
- ịgụ ederede mfe
Contents
- Ọgụgụ werewere
- Nghọta
- Ngụwanye
Teacher’s Activities
- Ọgụgụ
- Nkọwa
- Ajụjụ
- Ọmụmaatụ
Student’s Activities
- Inọzi anọzi nke ọma
- Ijizi akwụkwọ.
- Igụ n’arụghị aka na mkpụrụokwu.
- Ikpọzi okwu akpọzi
- Ikọwa mpụtara ahịrịokwu ha gụru
- Igụ ahịrịmfe
- Imebe ahịrịmfe
Teaching & Learning Material
- Akwụkwọ ọgụgụ Tepurekọda Nkọwaokwu
Evaluation Guide
1 ịgụ akwụkwọ
2 ịza ajụjụ
3 ịgụgharị ahịrịmfe, ịkọwa isiokwu nke otu ahịrịmfe
4 imebe ahịrịmfe atọ nke ha
SUBJECT: IGBO LANGUAGE CLASS LEVEL: PRIMARY 3
THEME 2: AGỤMAGỤ
Week 1
Topic: Mmepụ t ejije nkenke
Performance objectives
- imepụt ejije dị nkenke
- ikọwa ngwa ndị dị mkpa e ji emepụt ejije hụ
- ikwu ihe ha mụt r n kwa ọnọdụ onye ọ bụla na y bụ ejije
Contents
- Nhọpụta ndị ga-emepụta ejije nkenke
- Nhọpụta ejije dị nkenke
- Ngwa ndị e ji emepụta ejije
- Mmepụta ejije dị nkenke
- Ihe mmụta dị n’ejije ahụ.
Teacher’s Activities
- Ajụjụ
- Nkọwa
- Ngosipụta
- Mgbazi na nkuzi
- Ntule na nnyocha
- Ejije
Student’s Activities
- Ige ntị
- Iza ajụjụ
- Imezi ngwa ejije
- Ikwado ime ejije
- Imepụta ejije n’onwe ya
- Ikwu ihe mmụta dị n’ejije
Teaching & Learning Material
- Ọgbọ/Obom/ Nkwago
- Ngwa ejije
- Ụmụaka n’onwe ha.
Evaluation Guide
- Iza ajụjụ to. za ajụjụ tọ
- Ịkpọpụta aha mm dụ moaobụ gwa anọ dị n’ejije Ikwu ngwa ejije atọ
- ịkọw ihe atọ ha mụtara site n’ejije nkenke ha mere
Week 2
Topic: Uri / Abụ (Egwu)
Performance objectives
- ịgụ uri / egwu
- izipụta mmasị na obiụtọ n’ebe uri / egwu dị
- ịkụ egwu
Contents
- Uri ọṅụ nwa
- Uri iku nwa
- Uri ndịụka
- Uri ọrụ
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ngosi
- Mgbazi
- Ọmụmaatụ
Student’s Activities
- Igụ uri / egwu
- Igba uri / egwu.
- Ikụ uri / egwu ọrụ, ọṅụ nwa na nke iku nwa
Teaching & Learning Material
- Ngwa egwu dị iche iche dk: ọsha, udu, ekwe,ọja, ịchaka, ijele, ogene Eserese, Chaatị, Ejiji egwu, Redio, Tepurekọda, dg.
Evaluation Guide
- ịjụ na ịza ajụjụ
- ịgụ otu uri/abụ
- ikwe otu uri/abụ
- ịkụ egwu
- ịgba egwu
- onyenkuzi: ilelepụta anya
Week 3
Topic: Ilu dị mfe
Performance objectives
- kọwaa ihe bụ ilu na nkenke
- tụọ ilu mfe
- kwupụt mpụtara ilu mfe ụfọdụ
- kwue uru ilu bara
Contents
- Ndị bụ okwu amamihe na ilu
- Ndị na-ekwukarị h dịka: ndị okenye na ndị chiri echichi
- Uru ilu bara na ndụ ndị Igbo
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ọmụmaatụ
- Ajụjụ
- Ọsịsa
Student’s Activities
- Ige ntị
- Itụ ilu dị mfe
- Ijụ na iza ajụjụ
- Ikọwa ilu dị mfe
- Ikwu uru ilu bara
- Ise eserese na-akọwa ilu
Teaching & Learning Material
- Eserese
- Akwụkwọ ọgụgụ
- Kaadị mgbub m
Evaluation Guide
- ịtụ ilu tọ ha maara
- ịkọwa ilu bụọ
- ikwu uru abụọ ilu bara
- ise eserese iji gosipụta otu ilu
Week 4
Topic: Agwụgw a dị mfe (Gwa m gwa m gwa m)
Performance objectives
- ịjụpụta ma zakwaa gwa mgwa m gwa m ndị dị mfe
- izipụta nghọta gwa m gwa m gwa m
- izipụta obi ụtọ na mmasị ha site n’ịgụ na n’ịza ha
- ikwu ihe mmụta dị na gwa m gwam m gwa m
- ime ajụaza n’si otu gwa m gwa m gwa m
Contents
- Gwa m gwa m gwa m dị iche iche
- Ajụaza n’isi otu gwa m gwa m gwa m
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ajụjụ na azịza
- Nzipụtu
- Ọmụmaatụ
Student’s Activities
- Ige ntị
- Ijụ agwụgwa
- Iza agwụgwa
- Ikwu ihe mmụta.
- Ime ajụaza gwa m gwa m gwa m
Teaching & Learning Material
- Eserese
- Akpụrụakpụ
- Chaatị
- Kaadị mgbubam
Evaluation Guide
- ịjụ gwa m gwa m gwa m
- ịza gwa m gwa m gwa m atọ
- ikwu otu uru gwa m gwa m gwa m bara
Week 5
Topic: Odide ahịrịokw u mfe
Week 6
Topic: Akụkọ ifo
Performance objectives
- ịkọ akụkọ ifo
- izịpụta mmasi, nghọta, obi ụtọ na ezigbo agwa site n’ison e n’akụkọ ifo
- imepụta ejije si n’akụkọ ifo
- ikwu ihe mmụta si n’akụkọ ifo
Contents
- Akụkọ ifo dị iche iche dịka:
- nke okike na nke na-akụzi
- Ihe mmụta si n’akụkọ ifo
Teacher’s Activities
- Ikọ akụkọ
- Nziputa
- Ọmụmaatụ
Student’s Activities
- Ige akụko
- Ikọ akụkọ ezi omume
- Ije ejije
- Iza ajụjụ
- Ise eserese
Teaching & Learning Material
- Eserese,
- Akpụrụakpụ Redio na
- Televishọn Tepurẹkọda
Evaluation Guide
- ịza ajụjụ
- ije ejije
- ise eserese
SUBJECT: IGBO LANGUAGE CLASS LEVEL: PRIMARY 3
THEME 3: OMENALA
Week 1
Topic: Uru Uru ịkpa agwa ọma bara
Performance objectives
- ikwupụta agwa ọma ụmụaka na-akpa
- ikwupụta omume ọjọọ ụmụaka na- eme
- ịkọwapụta ntaramahụhụ so omume ọjọọ
- Uru dị n’ime omume ọma
Contents
- Agwa ọma ụmụaka ṅa- akpa
- Omume ọjọọ ụmụaka na- eme
- Ntaramahụhụ so omume ọjọọ
- Uru dị n’ime omume ọma
Teacher’s Activities
- Nkowa
- Ọmụmaatụ
- Ejije
- Nzipụta
Student’s Activities
- Ikwu omume ọma na nke ọjọọ dị iche iche.
- Ikparịta gbasara omume ọma na nke ọjọọ
- Ijụ na ịza ajụjụ
- Ime nkenke ejije banyere omume ọma/ọjọọ
Teaching & Learning Material
- Akwụkwọ ọgụgụ Chaatị Ụmụaka n’onwe ha dg.
Evaluation Guide
- ịza ajụjụ
- ikwu omume ọma abụọ
- ikwu omume ọjọọ dị iche iche
- ịkọwa ntaramahụhụ so omume ọjọ
- ikwu uru dị n’ime omume ọma
Week 2
Topic: Nri ndị Igbo
Performance objectives
- ịkpọpụta aha nri ndị Igbo dị iche iche
- ịkọtali oge a na-eri nrị dị iche iche
- Ikwu ụdị nri ndị Igbo na- amasi ha
- Idetu ụdị nri ala an ị dị iche iche
Contents
- Aha nri ndị Igbo dị iche iche
- Oge a na-eri ha
- Ụdị nri ndị Igbo na-amasị ha
- Odide nri ndị Igbo dị iche iche
Teacher’s Activities
- Ajụjụ ọnụ
- Nkọwa nri ndị Igbo dị iche iche
- Ngosi nri ndị Igbo dị iche iche
- Odide aha nri ndị Igbo dị iche iche
Student’s Activities
- ịkpọpụta nri ndị Igbo iche iche
- Ikọtali oge a na-eri ha
- Ikwu ụdị nri ndị Igbo na-amasị ha
- Idetu aha nri ndị Igbo dị iche iche
Teaching & Learning Material
- Ngwongwo nri dị iche iche Eserese Akwụkwọ ọgụgụ ndị ọzọ
Evaluation Guide
- ịza ajụjụ
- ịrụgosi nri ndị Igbo dị iche iche
- ise eserese nri ndị Igbo dị iche iche
Week 3
Topic: Nnabat a on eọbịa
Performance objectives
- ịkọwa on e bụ on eọbịa
- ikwu ụzọ dị iche iche e si anabata on eọbịa
- ịkpọpụta ihe ndị e ji ele ọbịa
- ịnabata on eọbịa n’onwe ha
- ikwu mkpa ọ dị ịkpachapụ an a n’ịnabata on eọbịa
Contents
- Nkọwa onyeọbịa
- Ụzọ nnabata onyeọbịa
- Ihe ndị e ji ele ọbịa
- Nnabata on eọbịa
- Ọghọm dị n’ịnabata onyeọbịa ọjọọ
Teacher’s Activities
- Nkọwa
- Ajụjụ na aziza
- Mkpọpụta
- Ngosi
- Ejije
- Nrụgosi
Student’s Activities
- Ikọwa onyeọbịa
- Ikwupụta ụzọ e si anabata onyeọbịa
- ịkpọpụta ihe ndị e ji ele ọbịa
- Inabata onyeọbịa
- Ikwu ọghọm dị n’inabata onyeọbịa ọjọọ. Ime ejije ile ọbịa
Teaching & Learning Material
- Ngwa e ji ele ọbịa Eserese Ụmụaka n’onwe ha
Evaluation Guide
- ịkọwa on eọbịa
- ikwu ihe atọ e ji ele on eọbịa
- igosipụta ụzọ e si anabata on eọbịa
- ikwu otu ọghọ m dị n’inabata ọbịa n’akpachapụghị anya
Week 4
Topic: Ekwumekwu: nlekọta ụmụaka
Performance objectives
- ikwu etu e si elekọta ụmụaka
- ndị na- elekọta ụmụaka
- uru ọ bara ilekọta ụmụaka
- ụzọ ụfọdụ e ji megbụ ụmụaka
- ụzọ e si egbochi mmegbu ụmụaka
Contents
- Ụzọ nlekọta ụmụaka
- Ndị na-elekọta ụmụaka
- Uru ọ bara ilekọta ụmụaka
- Ụzọ dị iche iche e si emegbu ụmụaka
- Ụzọ mgbochi mmegbu ụmụaka
Student’s Activities
- Nkọwa
- Ejije
- Ngosipụta
- Ọmụmaatụ
- Ajụjụ na azịza
Teaching & Learning Material
Eserese Ụmụaka n’onwe ha Akwụkwọ ọgụgụ Tepurẹkọda Televishọn
READ ALSO
Igbo Language Curriculum for Primary 1
Igbo Language Curriculum for Primary 2