Igbo Language Scheme of Work for SS 3 Federal

10 Min Read
Schemeofwork.com
Scheme of Work

Senior Secondary School Humanities Syllabus for Igbo. SS 3 Igbo Language Scheme of Work Federal Schemeofwork.com

ASỤSỤ IGBO SS THREE TAM NKE MBỤ

  IZUỤKA   1.                           2.                           3.                       4.                         5.                           6.                     7.                     8.                 9.                   10.                       11.     12.   13.  ISIOKWU /NDỊNISIOKWU   ỤTỌASỤSỤ: EKWUMEKWU – Nkọwa ihe bụ nzikọrịtaozi keteknọlọjị. OMENALA: Ikwugharị ihe bụ agụmagụ ọdịnala, nkenụdị na uru ya AGỤMAGỤ: Nkọwa nsọala/ibeene, ịmaatụ akụkọ na-akọ etu ụfọdụ nsọala siri bido.         ỤTỌASỤSỤ: Uru na ọghọm dị na nzikọrịta ozi keteknọlojị OMENALA:  Ịgụ agụmagụ ọdịnala dị iche iche ndị a họpụtara AGỤMAGỤ: Ọrụ dị iche iche nsọala na-arụ n’obodo, ntaramaahụhụ dịịrị ndị mebiri iwu nsọlala , uru idebe nsọala obodo bara.         ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ chaatị ụdaume, ebe mkpọpụta dị iche iche. OMENALA: Mmụgharị echichi ọdịnala dịka nkọwa njirimara onye chiri echichi ọdịnala dk. Eze, nze, ọzọ na lọọlọ. AGỤMAGỤ: Inyocha na itule ndịna na njirimara agụmagụ ọdịnala.   ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Chaatị Mgbochiume – Ebe Mkpọpụta OMENALA:  Uru na ọghọm   dịịrị onye e chiri echichi.  AGỤMAGỤ: Nnyocha akwụkwọ agụmagụ ọdịnala ndị a họpụtara.         ỤTỌASỤSỤ:  Mmụgharị chaatị mgbochiume – Ụdị mkpọpụta OMENALA: Ịkọwapụta mgbanwe ndị batara n’echichi na echimechi ụfọdụ AGỤMAGỤ: Mmụgharị ihe bụ agụmagụ ederede, nkenụdị na uru ịkọwapụta ya.         ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa na ọmụmụ nkeji okwu, nkewasị mkpụrụokwu na nkeji na nkeji  tinyere mkpụrụokwu nwere myiriụdaume OMENALA: Mmụgharị ihe gbasara alụmdina                nwunnye. AGỤMAGỤ:Nchịkọta na ntụlegharị iduuazị niile a gụrụ    ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị ahịrịokwu mfe na nkenụdi OMENALA: Ọmụmụihe gbasara ịṅụ iyi maọbụ ịdụ isi AGỤMAGỤ: Ntụlegharị  na nchịkọta akwukwo  abụ ederede a gụrụ         ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị ahịrịokwu ukwu na nkenụdi OMENALA: Mmụgharị akpalaokwu na usoro nkọwa ya  AGỤMAGỤ: Ntụlegharị  na nchịkọta akwụkwọ abụ ederede a gụrụ   ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị ahịrị nha na nkenụdị ya OMENALA:.Mmụgharị ọnọdụ òtù ọgbọ /uke/Ebiri, usoro e si aba ya, uru na ọghọm AGỤMAGỤ: Mmụgharị ịtụ ilu na nkọwa ilu dị iche iche.       ỤTỌASỤSỤ: Ọgụgụ na aghọtaazaa – Ime mpụ ule, mkpatara ya na ọghọm dị n’ime mpu ule n’oge ule OMENALA: Ọnọdụ otu ọgbọ n’oge ugbu a AGỤMAGỤ: Ọmụmu ilu gbasara alụmdi na nwunye dịka :Ogori lụọ di abụọ, ọ mara nke ka ya mma.     MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA UlE   ULE   ULE/MMECHI  IHE OMUME NA NGWA NKỤZI   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa nzikọrịtaozi       keteknọlọjị 3. Ịkọwa agụmagụ ọdịnala na     nkenụdị ya 4. Ikwu uru dị ịgụ agụmagụ     odịnala 5. ịkwu ihe nsọala na ibeene     pụtara NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tepaurekọda, redio, chaatị, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ikwu uru na ọghọm dị na nzikọrịta     ozi keteknọlọjị 2. Igụ agụmagụ ọdịnala ndị a họpụtara 3. Ikwu ọrụ nsọala na-arụrụ n’obodo 4. Ịkpọsịta ntaramaahụhụ a na-enye     ndị mebiri nsọala. 5. Ikwu uru idebe nsọala na-abara     obodo . NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, chaati, foto/eserese, tepau rekọdụ, redio,dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgosi  n’eserese ebe mkpọpụta dị iche iche 3. Ịkwupụta ihe ụfọdu e ji ama onye    chiri echiche 4. Ịtụle ndịna  na njirimara agụmagụ ọdịnala NGWA NKỤZI Chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, redio, tepụ rekọda,dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgosị ebe mkpọpụta ụda dị iche iche   3. Ịkwu uru na ọghọmdịịrị onye e chiri    echichi 4. Inyocha na ịtụle ndịna akwụkwọ agụmagụ ọdịnala  ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, akwụkwọ agụmagụ ọdịnala họọrọ, ụgbọ ojii, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịza ajụjụ gbasara ụdị mkpọpụta     mkpụrụụda ụfọdụgasị 3. Ịkwu mgbanwe ndị batara nechichi     ụfọdụ. 3. Ikwu ihe bụ agụmagụ ederede 4. Ikewapụta agụmagụ ederede na     nkenụdIị ya 5. Ikwu uru dị n’agụmagụ ederede. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, foto/eserese     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ihe bụ nkejiokwu 2. Ịkewa mkpụrụokwu n nkeji na nkeji 3. Ịkọwa ihe bụ alụmdi na nwunye 5. Ịza ajụjụ gbasara alụmdi na nwunye 6. Itụlegharị iduuazị ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ iduuazị, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Imebe ahịrị mfe 2. Ikewa ahịrịmfe na nkenụdị ya 3. Ịkọwa ihe ịṅụ iyi /ịdụisi pụtara 4. Ịgụ abụ ederede na iza ajụjụ sitre na ya NGWA NKỤZI Akwkkwọ ọgụgụ na akwụkwọ abụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Imebe  ụdịrị ahịrịokwu dị iche iche 2. Ịrụgosi ụdịrị ahịrịokwugasị 3. Ịkọwa akpalaokwu 4. Ịgụ na itụle abụ ndị ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ  klasi na akwụkwọ abụ a họọrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Imebe ahịrịnha dị iche iche 2. Idepụta nkenụdị ahịrịokwu gasị 3. Ịkọwa òtù  n’usoro abamaba ya 4. Ikwu uru na ọghọm dị n’ịba n’òtù ọgbọ  5. Ịtụ  na ịkọwa ilu Igbo dị iche iche NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasi, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.  Igụ aghọtaazaa na ịza ajụjụ so ya 2.  Ịkparịtaụka gbasara ọnọdụ òtù ọgbọ      n’oge ugbu a. 3.  Ịtụ ilu na ịkọwa ilu ndị metụtara alụmdi      na nwunye 4. Ijụ na ịza ajụjỤụ NGWA  NKUZỊ Akwụkwọ ọgụgụ klasi, ụgbọ ojii, tepụ rekọda, redio, dgz.


Senior Secondary School Humanities Syllabus for Igbo. SS 3 Igbo Language Scheme of Work Federal
Schemeofwork.com

ASỤSỤ IGBO SS THREE TAM NKE ABỤỌ

  IZUỤKA   1.                               2.                           3.          ISIOKWU / NDỊNISIOKWU   ỤTỌASỤSỤ: Ọgụgụ na aghọtaazaa “Agụmakwụkwọ dịka ihe na-eme ụzọ agamnihu”, uru na ọghọm dị n’agụghị akwụkwọ. OMENALA: Aha na udị chi dị iche iche dk. Amadịọha, Ibiniukpabị, dgz. Ndị Igbo nwere. Ọrụ chi ndị a na-arụrụ ndị Igbo AGỤMAGỤ: Mmụgharị  na ileba anya n’akwụkwọ e wepụtara n’ule   ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị  tensị na aspektị na nkenụdị ha OMENALA:  Nkọwa echichi ndi Igbo gbasara ndụ na-esote ọnwụ dịka ọgbanje na ọnwụ AGỤMAGỤ: Mmugharị na ileba anya n’akwụkwọ agụmagụ e wepụtara n’ule.             ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị nka edemede na ụdị edemede dị iche iche  ọkachasị leta anamachọihe OMENALA: Nkọwa echiche ndị Igbo gbasara ndụ na-esote ọnwụ “ịlọ ụwa”. AGỤMAGỤ: Mmụgharị na ileba anya n’akwụkwọ ụlọ e wepụtara.    IHE OMUME NA NGWA NKỤZI   IHE ỤMỤAKWỤWỌ GA-EME: 1. Ịgụ aghọtaazaa  na ịza     ajụjụ na-esote ya 2. Ịkpọsịta aha na ụdị chi dị     iche iche  3. Ikwu ọrụ ụmụ chi ndị a na-    arụgasị 4. Ịjụ na ịza ajụjụ sitere n’akwụkwọ ule, akwụkwọ ule NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ikwu nkenudị tensị na aspekịtị 2. Imebe ahịrịokwu ndị na-ezipụta tensị  na aspekịtị 2. Ịkọwapụta echiche ndị Igbo     gbasara ọgbanje na ọnwụ 3. Ikwu uche ha gbasara ndụ     na-esote ọnwụ 4. Ijụ na ịza ajụjụ sitere  n’akwụkwọ ule NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, chaati, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ikwu ụdị edemede dị iche     iche 2. Ịkọwa nkwenye ndị Igbo    gbasara ịlọ ụwa 3. Ileba anya n’akwụkwọ  ụlọ     e wepụtara 4.  Ide  ihe edemede leta     anọmachọihe NGWA NKỤZI akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, tepụ rekọda, redio, dgz.

Share this Article
Leave a comment