Curriculum for Senior Secondary School Humanities Federal. SS 2 Igbo Language Scheme of Work. Ọmụmụ Ụrụokwu –Schemeofwork.com
ASỤSỤ IGBO SS TWO TAM NKE MBỤ
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. 13. 14. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU ỤTỌASỤSỤ: Ekwumekwu: Nkọwa ihe bụ ụbịam na agụụ, ihe ndị na-ebute ha OMENALA: Nkọwa ihe bụ otu nzuzo na ụdị ya gasị n’ala Igbo AGỤMAGỤ: Agụmagụ Ọdịnala – Mmụgharị nkenụdị ya ỤTỌASỤSỤ: Ekwumekwu: Ụzọ dị iche iche a ga-esi gbochie ụbịam na agụụ. OMENALA: Ọmụmụ ndịiche dị n’otu nzuzo na otu nkitị. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ Akụkọ Ifo: Mbido na uru ya, ịkọ otu akụkọ na klasị tinyere ihe mmụta ya. ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa Edemede Leta na Ụdị Ya – Nkeonye na anamachọihe OMENALA: Ọmụmụ “Ekpe” na “Mmọnwụ” , Ọbụba ha, ọrụ na ọghọm ha AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na Ntụle Akụkọ ifo ọdịnala abụọ sitere n’akwụkwọ a họpụtara ỤTỌASỤSỤ : Nkọwa Usoro Edemede Leta Nkeonye na odide otu OMENALA: Ọmụmụ Ọmaba na Odo. Ụzọ e si aba ha, uru na ọghọm ha. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na ntụle abụ ọdịnala abụọ sitere n’akwụkwọ a họpụtara ỤTỌASỤSỤ : Nkọwa UsoroEdemede Leta Anamachọihe na Odide Otu OMENALA: Mgbanwe Dị n’Otu Nzuzo Ugbu a AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na Ntụle Ejije Ọdịnala sitere n’akwụkwọ a họpụtara ỤTỌASỤSỤ: Olilo Ụdaume, Nkọwa, ụdị ya dị iche iche na ọmụmaatụ ha. OMENALA: Ọmụmụ ihe bụ dịbịa ọdịnala na ụdị ya dị iche iche, ọmụmụ etu e si abụ dibịa ọdịnala. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ abụ ededere Abụọ a họpụtara na nnyocha ya. ỤTỌASỤSỤ: Olilo ụdaume- Ọmụmụ Olilo ihu na olilo azụ OMENALA: Dịbịa Mkpaakwụkwọ/ Mgbọrọgwụ, Dibịa Ọgwụ/Nsi, Oke dibịa: Orụ ha, Uru ha na Oghọm dị na ha. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ Akwụkwọ Iduuazị a họpụtara. ỤTỌASỤSỤ: Omụmụ Ụdaume – Ọmụmụ Olilo nlofọ, mmakọ na nlocha OMENALA: Ọmụmụ Dibịa afa na Dibịa aja, Ọrụ ha, uru na ọghọm ha. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Ndapụ Ụdaume na Ndapụ Mgbochiume OMENALA: Ntụle Dibịa Ọdịnala na Dibịa Bekee, Ndịiche dị na ha. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na Nchịkọta otu abụ sitere n’akwụkwọ abụ a họpụtara. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Fọnịm na Mọfịm; Ọmụmụ ụdị Mọfịm dị iche iche (mọfịm ndabe na nnọọrọonwe). OMENALA: Akụnụba ndị Igbo, nkọwa na ụdị ihe enwe enwe AGỤMAGỤ: Ọgụgụ Akwụkwọ Ejije a họpụtara ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ mkpụrụokwu – Nkọwa mkpụrụokwu, nkụzi ndịiche dị n’etiti mọfịm na mkpurụokwu. OMENALA: Enwemenwe Akụnụba – Uru na Oghọm dị n’ịkpata akụ n’ụzọ ziri ezi nakwa n’ụzọ ezighị ezi. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara na nchịkọta ya. MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM ULE MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa ihe ụbịam pụtara na ihe ndị na-ebute ya 3. Ịkparịtaụka gbanyere ihe ndị na-ebute ụbịam na agụụ. 4. Ịkwu ihe bụ otu nzuzo na ụdị ya gasị 5. Ịkọwa agụmagụ ọdịnala 6. Ikwupụta nkenụdị agụmagụ ọdịnala NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, ụmụaka n’onwe ha,dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkparịtaụka gbasara ụzọ a ga-esi gbochie agụụ na ụbịa 3. Ikwupụta ndịiche atọ dị n’etiti otu nkitị na nke nzuzo e nwere ike isi 4. Ikọ otu akụkọ ifo na ikwu ihe mmụta so ya Idepụta uru atọ dị n’ịkọ akụkọ ifo NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, chaati, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ide otu edemede leta 3. Ịkọwa ụzọ e si aba ekpe na mmọnwụ 4. Ikwupụta ọrụ, uru na ọghọm dị n’ịba mmọnwụ 5. Ịgụ na ịtụle akụkọ ifo ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họọrọ chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Idepụta otu leta nkeonye 3. Ikwu ihe bụ ọmọba na odo 4. Ịkọwaputa ụzọ e si aba ha 5. Ikwu uru na ọghọm dị ọbụba ha 6. Ịgụ na ịtụle otu abụ ọdịnala a họpụtara NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, akwụkwọ abụ a họọrọ, ụgbọ ojii, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Idepụta otu edemede leta anamachọihe 3. Ikwupụta mgbanwe na-abata n’otu nzuzo ugbu a 3. Ịgụ na ịtụle ejije ọdịnala NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, foto/eserese IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkọwa olilo ụdaume 3. Ikwupụta ụdị olilo e nwere na inye ọmụmaatụ ha gasị 4. Ịkọwa dibịa ọdịnala, ụdị ya na etu e si abụ ya 5. Ịgụ na inyocha abụ ederede a họpụtara. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụklasị, akwụkwọ abụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Igosipụta ụdị olulo e nwere 3. Ịkọwapụta ndị iche dị n’etiti ụdị ndị dibịa e nwegasirị 4. Ikwu ọrụ, uru na ọghọm dị n’ịbụ dibịa 5. Ịgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ iduuazị, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkọwapụta ndịiche dị n’etiti ụdị olulo ndị e nwere 3. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu 4. Ịkọwa dibịa afa na aja 5. Ikwu ọrụ, uru na ọghọm ha 6. Ịgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ iduuazị a họọrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgọsi okwu/ahịrịokwu nwere ndapụ ụdaume na mgbochiume 3. Ịkọwapụta ndịiche abụọ dị na dibịa bekee na nke ọdịnala 4. Ịgụpụta otu abụ sitere n’akwụkwọ a họpụtara NGWA NKỤZI Chaatị ụdaume/mgbochiume, akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ abụ, dgz IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa mọfịm na inye ọmụma- atụ ha 3. Ikọwa ihe bụ akụnụba na inye ọmụmaatụ ụdị ihe enwe enwe dị iche iche Ịgụpụta akwụkwọ ejije a họọrọ. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije a họọrọ, tepụrekọda, redio, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWO GA-EME: 1.Ịkọwapụta ndịiche dị n’etiti mọfịm na mkpụrụokwu 2. Ịkọwa ihe bụ inwe akụnụba 3. Ịme mkparịtaụka gbasara uru na ọghọm dị n’ịkpata akụ n’uzọ ezighi ezi 4. Ịgụ na ikwu na nkenke gbasara akwụkwọ ejije ha gụrụ |
Curriculum for Senior Secondary School Humanities Federal. SS 2 Igbo Language Scheme of Work. Ọmụmụ Ụrụokwu –Schemeofwork.com
ASỤSỤ IGBO SS TWO TAM NKE ABỤỌ
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. 13. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị Ahịrịokwu na Ụdị ya dị iche iche OMENALA: Mmụgharị Akụnụba na Usoro nnweta ya. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ Atụmaatụokwu /asụsụ nka. Nkọwa na ndepụta nkenụdị ya. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ “Nkwụwa” na Nkenụụdị ya dị iche iche. OMENALA: Iri Ekpe na ike ekpe AGỤMAGỤ: Ọmụmụ Ụrụokwu na Igbuduokwu ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ nkebiokwu – Nkọwa ya, ngosipụta ya na nkewapụta nkebiokwu site n’ahịrịokwu. OMENALA: Ndịiche dị n’iri ekpe, ike ekpe na nnọchiọkwa. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ bịambịa mgbochi na bịambịa ụda. ỤTỌASỤSỤ : Ọmụmụ Nkebiokwu – Mkpọpụta ụdị ya dị iche iche na Ọmụmụ nkebiokwu keaha na kenkọwaha. OMENALA: Nkọwa agwa ọma na agwa ọjọọ. Ụgwọ onye kpara agwa ọma na ahụhụ onye kpara agwa ọjọọ. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ Mmemmadụ na Egbeokwuna. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Nkebiokwu kembuụzọ, kenkwuwa na kenrụaka. OMENALA: Òtù dị iche iche na-achịkwa agwa ọhaneeze, dịka ezinụlọ, otu ọgbọ, otu nzuzo, ụmụọkpụ, mmọnwụ, dgz. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ nzaraonwe na Nhajideokwu ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa nkebiahịrị, ngosipụta ha n’ahịrịokwu na nkewapụta ha. OMENALA: Ịkọwapụta ụdị echichi na echimechi ọdịnala dị iche iche. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ nkwusara na ekwueche ọzọ. ỤTỌASỤSỤ: Ụdị Nkebiahịrị na Ọmụmụ Nkebiahịrị Keaha OMENALA: Echimechi Lọlọ, ọrụ ha na uru ha. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ myiri na mbụrụ. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ nkebiahịrị kenkọwaaha na kenkwuwa. OMENALA: Ịba amanwụlu, ọrụ na uru ya AGỤMAGỤ: Ọmụmụ ọgharaokwu na soromchịa. ỤTỌASỤSỤ: Nkọwa ihe bụ kategori ụtọasụsụ na ụdị ya dị iche iche: omụmụ pesịn na ngụ. OMENALA: Echimechi ‘eze’ na ụzọ e si echi ya. AGỤMAGỤ: Ọmụmụ nsin-nụda . ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ ‘Jenda,’ oke na nwunye (metụtara mmadụ na anụmanụ) OMENALA: Ọrụ onye eze na uru inwe eze. AGỤMAGỤ: Agwụgwa MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM ULE ULE NA MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwaputa ahirịokwu na udị ya gasị 3. Idepụta ọmụmaatụ ha gasị 4. Ịkpọsita usoro e si enweta akụnụba 5. Ịkọwa asụsu nka na ịrugosị ha n’edemede NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa ihe nkwuwa na inye ọmụmaatụ ha gasị 3. Nrụgosi nkwuwa n’ahirịokwu 4. Ikwu etu e si eri ekpe na ndị na-eri ekpe 5. Inye ọmumaatu uruokwu/igbudu NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, chaati, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa nkebiokwu 3. Ịrụgọsị nkebiokwu n’ahirịokwu dị iche iche 4. Ikwupụta ndịiche dị n’etiti iri ekpe na ike ekpe 5. Ịkọwapụta ndịiche dị n’etiti bịambịa mgbochi na bịabia ụda NGWA NKỤZI Chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa nkebiokwu 3. Ịrụgosị nkebiokwu na ụdị ya dị iche iche 4. Ime mkparịtaụka gbasara agwa ọma na agwa ọjọọ 5. Izipụta mmemmadụ na egbe okwu n’ahịrịokwu NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa agwa ọma na agwa ọjọọ 2. Ịkọwa nkebi okwu kembuụzọ na kenkọwa 3. Inye ọmụmaatụ ha 5. Ịkọwa ka otu dị iche iche si achịkwa agwa ọhaneze 5. Ikwu ihe bu ajụju nzaraonwe na nhagideokwu 6. Imebe ahịrịokwu ebe e nwere nzaraonwe na nhagideokwu. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, foto/eserese, tepụrekọda, redio, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkọwa ihe bụ nkebiahịrị 3. Ịmebe ahịrịokwu nwere nkebiahịrị 4. Ikwu ụdị echimechi ọdịnala ha maara 5. Ịrụgosi ahịrị nkwusara na ekwu- echeọzọ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ụdị nkebịahịrị e nwegasịrị 2. Ịkọwa ihe nkebiahịrị keaha 3. Ịnye ọmụmaatụ nkebiahịrị keaha 4. Ịkọwa na inye ọmụmaatụ mbụrụ na myiri. Ịkọwa ka e si echi lọlọ na uru dị nay a. NGWA NKỤZI Akwụkwo ọgụgụ, ụgbọ ojii, chaatị, kaadị mgbubam,dgz IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwapụta ndịiche dị n’etiti nkebi ahirị kenkọwa na kenkwuwa 2. Inye ọmụmaatụ ụdị nkebiahịrị ndị a 3. Ịkọwa ka e si aba amanwụlu 4. Ikwu uru dị n’ịba ya na ọrụ ya 5. Inye ọmụmaatụ ọgharaokwu na soromchịa NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, tepụ rekọda, chaatị, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ikwupụta katigori ụtọasusu ndị e nwere 3. Imebe ahịrịokwu na-eziputa pesịn na ngụ 4. Ịkọwapụta ụzọ e si echi eze 5. Ịrụgosi ahịrịnsinuda NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ , ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa oke na nwunye 2. Ịkọwa ihe bụ jenda 3. Inye ọmụmaatụ okwu na-egosiputa jenda 4. Ikwu ọrụ onye eze na-arụgasị 5. Idepụta uru dị n’inwe onye eze 6. Ikwu agwugwa ndị ha maara NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz. |
Curriculum for Senior Secondary School Humanities Federal. SS 2 Igbo Language Scheme of Work. Ọmụmụ Ụrụokwu –Schemeofwork.com
ASỤSỤ IGBO SS TWO TAM NKE ATỌ
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. 13. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị katigori ụtọasụsụ (Pesịn, ngụ na jenda) OMENALA: Ọmụmụ chi dị iche iche n’ala Igbo dk. Idemmili, Amadịọha, Ibiniụkpabị, dgz, uru na ọghọm ha. AGỤMAGỤ: Nkụzi okwu ntabiire ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmu tensi, Nkọwa ya na ụdị ya dị iche iche dk. Tensi ndịmecha na ndịugbua OMENALA: Iri ji n’ala Igbo –usoro na nkwadebe ya. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ Aspekitị na ụdị ya dị iche iche tinyere ịmaatụ ha. OMENALA: Omenala Igba mgba. Uru na ọghọm dị na ya. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwukwọ iduuazị a họọrọ. ỤTỌASỤSỤ: Ọgụgụ na aghọtaazaa. Ọgụgụ gbasara nlekọta gburugburu ebe obibi na ụlọakwụkwọ. OMENALA: Ịgba ọfala – Ihe ọ bụ, usoro ya na uru ya. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara. ỤTỌASỤSỤ: Nkụzi ntụgharị; Nkọwa usoro ntụgharị ahịrị-okwu. OMENALA: Ịgụ nwata aha na ịhu nwata eze. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họọrọ. ỤTỌASỤSỤ: Ntugharị ilu na akpaalaokwu. OMENALA: Nkwenye ndị Igbo na ụdị ya dị iche iche. AGỤMAGỤ: Ọgụgụ na nchịkọta akwụkwọ ejije a họọrọ. ỤTỌASỤSỤ: Ntụgharị abụ a họpụtara OMENALA: Ọmụmụịlọ ụwa na ọgbanje AGỤMAGỤ: Ọgụgụ akụkọ ifo a họpụtara. ỤTỌASỤSỤ: Ndakọrịta ụdaume OMENALA: Ọmụmụ arụsị, mmụọ, agbara na chukwu AGỤMAGỤ: Ọgụgụ banyere nsogbu a na-enwe na gburugburu ebe obibi dịka: ide mmiri, igbutu osisi aghara aghara. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ akara ụdaolu –Itinye akara ụdaolu na mkpụrụokwu ndị nwere otu nsụpe na nghọta dị iche iche iche. OMENALA: Ọmụmụ ngwa ofufe – dk. Okpesi na ọfọ. Uru na ọghọm dị na ha. AGỤMAGỤ: Uru dị n’ilekota gburugburu (environment) na ọghọm na-adị ma elekọtaghị ya. ỤTỌASỤSỤ: Edemede ilu dk. “Ekwe ekwe na-ekwe n’ụta ekwere”. OMENALA: Ọmụmụ ikenga na ọtọnsị. Ọrụ ha na ọghọm ha. AGỤMAGỤ: Uche ụmụaka gbasara akwụkwọ agụmagụ ha dịka ejije ma ọ bụ iduuazị MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI ULE ULE NA MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgosi mkpụrụokwu na-egosipụta pesin, ngụ na jenda n’ahịrịokwu 3. Ịkpọsita ụdị chi ndị ha maara 4. Ikwu uru na ọghọm dị n’inwe chi 5. Ikwu okwu ntabiire NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa ihe bụ tensị na ụdị ha 3. Iji ahịrịokwu gosipụta ụdị tensị dị iche iche 4. ịkọwa ihe a na-emegasị tupu e rie ji 5. ịgụ akwukwọ iduuazị a họpụtara. NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ iduuazị a họọrọ,chaati, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịkọwa aspekịtị 3. Ikwupụta ụdị aspekịtị e nwegasirị 4. Idepụta uru na ọghọm dị n’ ịgba mgba 5. Ịgụ akwụkwọ iduuazị a họọrọ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ iduuazị a họọrọ, ugbo ojii, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ aghọtaazaa 2. Ịza ajụjụ sitere n’aghọtaazaa 4. Ịkọwa ihe ịgba ọfala pụtara 5. Ikwu usoro na uru dị n’ịgba ọfala 6. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ikwu usoro e si eme ntugharị 3. Ime ntụgharị 4. Ikwu ihe a na-eme n’oge a na-agụ nwata aha maọbụ ma a hu nwata eze 5. Ịgụ akwụkwọ ejije a họọrọ. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ ejije a họọrọ, ụgbọ ojii, foto/eserese IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịtụgharị ilu na akpaalaokwu ụfọdụ 3. ikwupụta ihe ndị Igbo kwenyere na ha 4. Ịgụ na ịchịkọta ejije ha gụrụ ọnu NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, Kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKAWỤKWỌGA-EME 1. Ige ntị 2. Ịtụgharị abụ a họpụtara 3. Ịkọwa ịlọ ụwa na ọgbanje 4. Ịgụ na ịza ajụjụ sitere n’akụko ifo a họpụtara NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ akụkọ ifo, ụgbọ ojii, tepụ rekọdụ, redio, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ihe bụ Ndakọrịta ụdaume 2. Inye ọmụmaatụ mkpụrụokwu nwere ndakọrịta ụdaume 3. Ikwu ihe ha maara gbasara arụsị, mmụo, agbara na chukwu 4. Ịgụ ihe ọgụgụ na iji okwu ọhụrụ mepụta mkpụrụokwu NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ họọrọ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, tepụ rekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Itinye akara ụdaolu na mkpụrụ – okwu 3. Ịkọwa ngwa ofufe : okpesi na ọfọ 4. Ikwu uru na ọghọm dị n’iji ngwa ofufe ndị a 5. Ịkwu uru na ọghọm na-adị n’ilekọta maọbụ elekọtaghị gburugburu anya. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, tepụ rekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ide edemede ilu 2. Ikwu ihe bụ ikenga na otọnsị 3. Idepụta ihe bụ ọrụ ha 4. Ikwu ọghọm na-eso ha 5. Ikwupụta uche ha gbasara akwụkwọ agụmagụ ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ iduuazị/ejije, ụgbọ ojii, tepụ rekọda, chaatị, dgz. |