Igbo Language Scheme of Work for JSS1 Federal

39 Min Read
Schemeofwork.com
Scheme of Work

Education Resource Centre Igbo Language Scheme of work for JSS1 Federal. ASỤSỤ IGBO. –Schemeofwork.com

ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 1 TAM NKE MBỤ

  IZUỤKA   1.                         2.  ISIOKWU/NDỊNISIOKWU   1) ASỤSỤ Nkọwa asụsụ na uru asụsụ baraNjirimara asụsụ 2) AGỤMAGỤ NA NKENỤDỊ YA Nkọwa agụmagụNkenụdị agụmagụNjirimara agụmagụ ọdinalaNjirimara agụmagụ ugbu a       NDỊ IGBO Asụsụ haEbe ha biEjiji haNdị agbataobi haIHE OMUME Na NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịsụ asụsụ, ịkọwa uru asụsụ bara ịkọwapụta ụzọ ndị ọzọ e si ezisa ozi n’abụghị asụsụ mmadụ dịka ekwe, opi, egbe, dgz. Ịkọwa agụmagụ na nkenụdị yaIkwu njirimara agụmagụ nke ọ bụla NGWA NKỤZỊ Akwụkwo ọgụgụ, ụgbo ojii, kaadị mgbubam (flash card), ọja, ekwe, chaatị, ogene, ịgba.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ige ntịỊkọwapụta ndị bụ ndị IgboỊrụgosi ndị Igbo site n’ejijiIgosipụta mmasị na obiụtọ ha nwere site n’ịsụ asụsụ IgboỊrụgosi Steeti ndị Igbo na ndị agba- taobi ha site na maapụ NGWA NKỤZI Eserese, Maapụ, Tepụrekọda, Tiivii,
    3.                     4.                     5.               6.                 7.    OMENALA NDỊ IGBO Nkọwa ụfọdụ omenala na ọmụmaatụ ha dk. iri ji, ile ọmọgwu, ịgba mgba, ịwa ọjị, ịlụ nwaanyị, dgz.Ekele ndị Igbo n’oge dị iche iche         AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ Ịgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtaraNtụle aha odee, isiokwu ya na ihe akụkọ na-akọNkọwa okwu ọhụrụ ndị pụtara n’akụkọ iduuazị         ỤDAASỤSỤ /NSOROEDIDE Ọdịde na ọgụgụ mkpụrụ- edemede/abịdịNkewa ya: i) Ụdaume (ii) Mgbochiume iii) Ndịịche dị n’etiti ha abụọ     NSOROEDIDE Mgbochiume ngeMgbochiume mkpịMyiriụdaumeIji ha mebe mkpụrụokwuNkwọwapụta ndịiche dị na mgbochiume nmyiri- ụdaume   ỤDAASỤSỤNgwa ejiji   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkọwapụta omenala ndị Igbo ha maaraIkele ekele ndị Igbo dị iche icheIkelerita onwe haịza ajụjụ NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, ngwa ejiji, tepụrekọda, televishọnụ, Maapụ     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịgụ akwukwọ iduuazịIkwu aha odee, isiokwu na ndịnisiokwu akwụkwọ yaIkwu njirimara agụmagụ ọdịnalaNkọwa okwu ọhụrụ na iji ha mebe ahịrịokwu NGWA NKỤZI Akwụkwọ iduaazị, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMUAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ na ide mkpụrụabịịdịỊkpọpụta ha 3 Ịkọwa ụdaume, mgbochiume na ndịiche dị n’etiti ha NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkpọpụta mgbochiume nge/mkpụrụokwuỊrụgosi ha na ahịrịokwuỊkọwa myiriụdaume na ọmụmaatụ haIji ha mebe mkpụrụokwu     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
                      8.                 9.           10.                   11.Nkewa ụdaumeỤdaarọ/ tù EỤdamfe/ tù ANdiiche dị n’etiti ha abụọ 4) Iji ha mebe mkpụrụokwu             ỌNỤỌGỤGỤ Nkọwa ọnụọgụgụỌnụọgụgụ (1-100) ọhụrụỊgụ ọnụọgụgụ (101-500)         AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ Ọgụgụ akwụkwọ iduuazịNkọwa usorookwu, okwu ọhụrụ batara n’ihe a gụrụNchịkọta ihe a gụrụ ọnụ   AKARAEDEMEDE Nkọwa ha na idepụta ụdị ya gasị dịka: Rịkọm, kpọm, kpọm rịkọm, akara ngwu, njụajụjụ, akara mkpu.Ntinye ha n’ahịrịokwu         AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ Ọgụgụ akwụkwọ iduuazịNkọwa usorookwu na mkpụrụokwu batara n’ihe a gụrụNtụle agwa ndị bataraỊkpọpụta na ikewa ụdaumeỊrụgosi ụdaume arọ na nke mfeIkwu ndịiche dị n’etiti ha abụọIji ụdaume na ụdaarọ mepụta mkpụrụokwuỊrụgosi ụdaume na mkpụrụokwu n’ime ahịrịokwu NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, chaatị, tepụrekọda, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ ọnụọgụgụ ọhụrụ 2 Idepụta ọnụọgụgụ Ịrụgosi nke bụ nke n’ụgbọ ojiiỊchikọta ihe ha gụrụ ọnụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, okwute, mkpụrụ okwe, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ akwukwọ iduuazịỊchọpụta na ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’ihe ha gụrụỊchọpụta ozi ode na-ezi n’akwụkwọ ya NGWA NKỤZI Akwụkwọ iduuazị a họpụtara   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịkpọpụsịta akara edemede ndị ha maỊrụgosipụta ha n’ahịrịokwuIdebanye ha n’ime akwukwọ ha NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ iduuazịỊgụpụta mkpụrụokwu/okwu ọhụrụIdepụta mkpụruokwu na usorookwuInye nkọwa ha na iji ha mebe ahịrịokwu
      12.   13.   14.n’iduuazi 4. Nchịkọta akụkọ a kọrọ na ihe mmụta dị n’akụkọ   MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI ULE MMECHINGWA NKỤZI Akwụkwọ Ịduuazị a họpụtara

ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 1 TAM NKE ABỤỌ

  IZUỤKA   1.                 2.                 3.               4.ISIOKWU / NDỊNISIOKWU EKWUMEKWU Ihe ụmụaka na-eme n’ụbọchị nkịtị (Mọnde ruo Fraịdee) Ihe ụmụaka na-eme n’ụbọchị Satọdee       EZINỤLỌ Nkọwa ihe bụ ezinụlọNdị a na-ahụ n’ezinụlọNkọwapụta ụdị ezinụlọ dị iche iche dịka ezinụlọ mkpuke, mbisa na ụbaraỌrụ nne na nna n’ezinụlọ     AGỤMAGỤ: Ejije ederede Ntụle odee ejije, isiokwu na ihe ọdee na-akọwa n’ejije yaỌgụgụ akwụkwọ ejijeNkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ.       EZINỤLỌ Ai) Ọrụ ụmụaka n’ezinụlọIHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ige ntịIkwupụta ihe ha na-emeỊgụpụta iheIdepụta ihe ụfọdụ ha na-emegasị n’ụbọchị ndị a NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka n’onwe ha.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ige ntịỊkọwapụta ndị mebere ezinụlọỊkọwa ụdị ezinụlọ dị iche icheIkwu ọrụ atọ nne na nna na-arụ n’ezinụlọ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgu, eserese/foto, tepụrekọda, tiivii   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraIkwu isiokwu na ndịnisiokwuIdepụta okwu ọhụrụ ma were ha Mebe ahịrịokwu NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ejije a họpụtara   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwu ọrụ ụmụaka n’ezinụlọ
              5.                   6.         7.                   8.               9.ii)   Uru ezinụlọ bara AGỤMAGỤ:Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraNkọwa usuoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ     AHỤIKE Nkọwa ihe bụ ahụikeIhe dị iche iche na-ebute ahụikeỤdị ọrịa dị iche icheỤzọ e si egbochi ọrịa         AGỤMAGỤ: Ejije ederede Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraNkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ     ỌNỤỌGỤGỤ Ịgụpụta ọnụọgụgụ site na narị ise na otu ruo otu puku (501-1000)               ỌNỤỌGỤGỤ Ịgụpụta ọnụọgụgụ site n’otu puku na otu ruo puku ise (1001-5000)           ỌRỤ DỊ ICHE ICHEỊkwu uru ezinụlọ baraỊgụ akwụkwọ ejije a họpụtara NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ejije a họpụtara       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkọwa ahụikeIkwu ihe ndị na-eme ka ha nwee ahụikeỊkpọsịta ụdị ọrịa dị iche icheIkwu ụzọ mgbochi ọrịa ndị a NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, kaadị mgbubam, eserese, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraInye nkọwa okwu ọhụrụỊjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI: Akwụkwọ iduuazị a họpụtara   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ ọnụọgụgụỊrụgosi ọnụọgụgụIdepụta ha NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, okwuchi karama, mkpụrụ okwute, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụpụta ọnụọgụgụỊrugosi ọnụọgụgụIdepụta ha n’usoro NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, mkpụrụokwe, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
                        10.                 11.   12.Ai) Ụdị Ọrụ dị iche iche ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-arụ ii) Onyenkụzi ikwu ụdị orụ dịgasị iche iche dịka: ọrụ ugbo, ọrụ nkụzi, dgz. AGỤMAGỤ: Ejije ederedeỌgụgụ ejijeNtụle agwa ndị batara n’ejije ii) Nchịkọta ejije         AHỊRỊOKWU a). Nkọwa ahịrịokwu na ụdị ya gasị   Ịkpọpụta ụdị ahịrịokwu dị iche icheImepụta ụdị ahịrịokwu dị iche iche     MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM ULE NA MMECHIIkwupụta ọrụ ụmụnwoke na nwaanyị na-arụIkwupụta ụdị ọrụ ha ga-achọ ịrụ n’ọdịnihuỊgụ ejijeỊtụle agwa ndị batara n’ejije, ikwu ndị masịrị ha na ndị amasịghị ha na ihe kpatara ya.Ịchọpụta ozi ode n’akụkọ ya NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgu, tepụ rekọda, redio, tiivi, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkọwa ihe bụ ahịrịokwuỊkpọsịta ụdị ahịrịokwu ndị e nwegasịrịImebe ụdị ahịrịokwu dị iche iche NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.

ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 1 TAM NKE ATỌ

  IZUỤKA   1.ISIOKWU / NDỊNISIOKWU AGỤMAGỤ ỌDỊNALA a) Nkọwa ihe bụ agụmagụ ọdịnala na nkeụdị ya dk: i) Akụkọ ifo ( ii) Abụ ọdịnala iii) Ejije ọdịnala Ọmụmaatụ ha gasịIde njirimara agụmagụ ọdịnalaIHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịkọwa ihe bụ agụmagụ ọdịnalaIme nkenụdị agụmagụ ọdịnalaIde ihe odide NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka n’onwe ha.
  2.             3.                           4.           5.  ỌNỤỌGỤGỤ (5000- 1,000,000) Ịgụpụta ọnụọgụgụ site na puku ise ruo otu nde         ỌRỤ NDỊ IGBO A i) Ọrụ ndị Igbo tupu ọbịbịa ndị ọcha na n’oge ugbu a. ii) Obodo e ji ọrụ ndị a mara dịka ịkpụ ụzụ (Ọka) ikwe akwa (Akwaete) B) AGỤMAGỤ: Abụ ederede Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtaraNgụpụta abụNtụle isiokwu na ihe abụ na-akọ maka yaNkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ a gụrụ   NRỤKỌRỊTA ỌRỤ NA URU YA Nkọwa nrụkọrịta ọrụUsoro nrụkọrịta ọrụUru na ọghọm ya               NZISA OZI Nkọwa nzisa oziỤzọ nzisa ozi dị iche icheUru nzisa ozi baraỌghọm dị n’izisa ozi  IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Igụ ọnụọgụgụỊrụgosi ọnụọgụgụIdetu ọnụọgụgụ NGWA NKỤZI Ugbọ okwe, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, mkpụrụ osisi, ụgbọ ojii.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkọwapụta ụdị ọrụ ndị Igbo na-arụbu tupu ndị ọcha abịaIkwu obodo ụfọdụ na ọrụ e ji mara haỊgụ abụ na ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka yaInye nkọwa okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI: Eserese/foto na-egosipụta ọrụaka dị iche iche, tepụrekọda, akwụkwọ abụ a họpụtara.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ige ntịỊkọwa ihe bụ nrụkọrịta ọrụỊkwu uru na ọghọm ndị na-adị n’ịrụkọrịtaọrụIdepụta usoro ndị a na-agbaso eme nrụkọrịtaọrụ NGWA NKỤZỊ: Tepụrekọda, akwụkwọ ọgụgụ, mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ikwu ihe nzisa ọzi pụtaraỊkwu ụzọ dị iche iche e si ezisa oziIdepụta uru na ọghọm nzisa ozi NGWA NKỤZI Ekwenti, ekwe, ogene, tepụrekọda, chaatị, kọmpụta, akwukwọ ọgụgu, redio. Tiivi, nuuzupepa na ụmụaka
6.                 7.                 8.                               9.    AGỤMAGỤ: Abụ ederede Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtaraNkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ.     EZINỤLỌ Mụọ ole ị ga-azụtalịUru dị n’amụghị ọtụtụ ụmụỌghọm dị n’ịmụ ọtụtụ ụmụMkparịtaụka: Uru dị n’amụghị ọtụtụ ịmụ       NCHEKWA GBURUGBURU Mkparịtaụka gbasara ya Nlekọta na nchekwa gburugburu anyịIhe ndị na-emebi gburu- gburu anyị dịka: Ide mmiri, mbuze, dgz. Ihe na-ebute yaỤzọ mgbochi ha           ỌNỤỌGỤGỤ Mmụgharị ọnuọgụgu (1-1000,000)n’onwe ha.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ abụ abụọ ndị a họpụtaraỊkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwukwọ abụ a họpụtara   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkọwa mụọ ole ị ga-azụIkwu mkpa ọ dị mmadụ ịmụ ole ọ ga-azụtalịIkwu uru ise dị n’amụghị ọtụtụ ụmụIkwu ọghọm dị n’ịmụ ọtụtụ ụmụỊgụpụta na idepụta ihe NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, Eserese/foto, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ikwu ihe echekwaghi gburugburu na-ebuteụzọ e si elekọta/echekwa gburu- gburuỊkọwapụta ihe ndị na-emebi gburu gburuỊkparịtaụka gbasara ihe ha ga- eme iji na-echekwa gburugburu ha NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, Eserese/foto ebe a na-ekpofu ahịhịa na ebe a wara mmiri ide ụzọ, ngwa ụfọdu e ji eme   nlekọta/echekwa gburugburu ebe obibi , dgz   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịgụ ọnụọgụgụỊrụgosi ọnụọgụgụNgụnwoIde ihe odide metụtara ọnụọgụgụ NGWA NKỤZI Chaatị, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.
  10.             11.   12.   13.  AGỤMAGỤ: Abụ ederede Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtaraNkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ.Nchikọta abụ na ihe mmụta dị n’abụ   MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM ULE MMECHI  IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịgụ abụ abụọ ndị a họpụtaraỊkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara

Education Resource Centre Igbo Language Scheme of work for JSS1 Federal. ASỤSỤ IGBO. –Schemeofwork.com

ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 1 TAM NKE MBỤ

  IZUỤKA   1.                       2.ISIOKWU / NDỊNISIOKWU EKELE Ai) Nkọwa na uru ekele bara. ii) Ikele ekele n’oge dị iche iche Bi) Ikele ekele n’ezinụlọ (nne, nna, ụmụnne, ikwu na ibe, dgz). ii) Ekele n’ọnọdụ dị iche iche: onye na’arụ orụ, azụ ahịa, ọnye orịa, onye njem, onye ọbịa, onye mere mmadụ ihe ọma.   A) MKPỤRỤEDEMEDE IGBO (abịịdị) i. Mkpọpụta na odide nnukwu na obere abịịdị Ịmakọ abịidị ndị nnukwu na ndị obereIji mkpụrụabịịdị mepụta mkpụrụokwuIHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Nkwupụta ekele dị iche icheNlere eserese ndị na-ekele ekele n’oge dị iche icheIkelerịta onwe ha ekele NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese ndị na- ekele ekele, tepụrekọda, redio.         IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkpọpụta abịdịịỊrụgọsi haIdepụta haỊmakọ abịdịị ndị nnukwu na obereIji abịdịị meputa mkpurụokwu
                    3                       4.NRỤGOSI Mkpọpụta na ndepụta ihe ha na- ahụ na gburugburu ha: N’ụloakwụkwọN’ụlọ obibiIji ihe ndị a mepụta nkenke ahirimfe                   NKỤZI AKỤKỤ AHỤ MMADỤ Osise mmadụ na ndepụta akụkụ ahụ mmadụ dị iche icheNkọwa akụkụ ahụ mmadụ na ọrụ ha dịka: E ji ntị anụ ihe, E ji ọnụ ekwu okwu, dgz. Iji aha akụkụ ahụ ndị a mebe ahirịmfe dịka: E ji isi ebu ihe, Enwere m ntị abụọ, dgz.       AKỤKỌ NKENKE 1i) Ịgụ akụkọ abụọ sitere n’akwụkwọ akụkọ a họpụtara Ịtụle isiokwu, aha odee na ihe mmụta dị n’akụkọ a gụrụỊtụle agwa ndị batara n’akụkọ a gụpụtara     NKỌWA ANỤ DỊ ICHE ICHE Anụ na-ebi n’ụlọ na anụ na- ebi n’ọnụAnụ na-ebi n’ọhịa, mmiri na ndị na-efe efe  IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Nlere anya ihe ndị nọ na gburugburu ụlọakwụkwọNlere anya n’eserese ndị dị n’akwụkwọ ọgụgụ ha Ịkpọsita ihe ndị ha na-ahụgasị n’ụlọ ebe obibi ha 1. Iji ha mebe ahirimfe. NGWA NKỤZI Ngwa ndị a na-ahụ ma n’ụlọakwụkwọ ma n’ebe obibi ụmụaka, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, akwụkwọ ọgụgụ, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkpọsịtasị aha akụkụ ahụ mmadụ ndị ha maaraIkwu ọrụ ha na-arụgasịIji aha akụkụ ahụ ndị a mebe ahịrịmfeIsepụta akụkụ ahụ mmadụ na idebanye aha hagasị NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, mmadụ e sere ese, tepụ rekọda, kaadi mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ige ntịỊgụ akụkọ nkenkeỊkwu isiokwu, aha odee na ihe mmụta sitere n’akụkọ ha gụrụIkwu agwa ndị masịrị/amasịghị ha NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ a họpụtara   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkpọpụta aha anụ ụlọ na anụ mmiri ndị ha maaraIji ha mebe ahịrịmfeỊgụ egwu e ji akụzị aha anụgasị
      . 5.           6.                           7.                     8.Iji aha anụ ndị a emebe ahịrịmfe dịka: Ọkụkụ bụ anụ ụlọ, Agụ bụ anụ ọhịa,dgz.Ịgụ egwu e ji akụzi aha anụmanụ.Ịmaatụ: Olee anụ bụ anụ ụlọ, bụ anụ ụlọ. Ọkụkọ bụ anụ ụlọ, bụ anụ. Olee anụ na-ebi na mmiri, na-ebi na mmiri. Enyi mmiri na-ebi na mmiri, na-ebi na mmiri…     A. NKỌWA KA AHỤ NA OBI DỊ MMADỤ Nkọwa isiokwu aNdepụta ahịrịokwu na-akọwa ka ahụ na obi dị mmadụ dk. Obi dị m ụtọ, Iwe na-ewe ya, dgz. B. MKPA NA-AKPA MMADỤ Nkọwapụta ihe bụ mkpa na ọchịchọ mmadụIdepụta ihe ndị nwere ike ịbụ mkpa mmadụIji ahirịmfe gosipụta ihe na- akpa ha na ihe ha chorọ ime.   IBI N’UDO NA URU YA Ai) Nkọwa ihe bụ ibi n’udo Uru ibi n’udo na-ewetaỌghọm ebeghi n’udo Bi) Ọgụgụ akụkọ nkenke gbasra Ibi/ebighi n’udo na uru ya ii) Nkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ batara n’ihe a gụrụ na ịza ajụjụ so ya.   ỌNỤỌGỤGỤ: Ịkọwa Ọnụọgụgụ na Ịgụ ọnụNdepụta ọnụọgụgụ (0-20) ỌNỤỌGỤGỤ na agarịrị Ndepụta ọnụọgụgu (21- 40)ỌnụọgụgụNGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, eserese/foto ụmụanụ mmiri na anụ ọhịa dị iche iche, tepụ rekọda, kaadị mgbubam, dgz.             IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkọwa ka ahụ na obi dị haỊkọwapụta ihe ndị na-akpa haIji ahịrịmfe depụta ka ahụ na obi dị haIkwu ihe ha chọrọ imeỊmakọ eserese na ihe na-akpa mmadụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tepu rekọda, kaadị mgbubam, foto/eserese gasị na-egosi onye iwe na-ewe, onye obi dị mma, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkọwa ihe ibi n’udo pụtaraIkwupụta uru na ọghọm ibi/ebighi n’udoỊgụ akụkọ nkenke gbasara ibi/ ebighi n’udoỊza ajụjụ NGWA NKỤZI Ụmụaka n’onwe ha, akwụkwo ọgụgụ ha, nuzupepa, kaadi mgbubam, eserese, tepụ rekọda, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ ọnụ ọgụgụỊrụgosi ọnụọgụgụIdepụta ọnụ ọgụgu NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, okwuchi
    9.                 10.                             11.                         12.    ỌGỤGỤ AKỤKỌ NKENKE ABỤỌ na-akụzi ịdịike ọrụ na uru ya Ịgụpụta akụkọ nkenkeNkọwa Isiokwu, odee na ihe mmụta sitere n’akụkọ a gụrụỊtụle agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ a gụrụ.Ịtụle uru na ọghọm ịdịike ọrụ   Ai) OMUME/AGWA ỌJỌỌ ỤMỤAKA UGBU A NA-AKPA dịka: izu ohi, ịtụ asị, ịlụ ọgụ, abịaghị akwụkwọ n’oge, iyi uwe   na-egosi ahụ ha, erubeghị isi, ịba n’ tù nzuzo, ime mpụ ule, dgz. ii) Uru/ọghọm /Ntaramahụhụ na-eso omume nke ọ bụla Bi) ngụpụta akụkọ Nkenke gbasara nwata kpara agwa ọma/agwa ọjọọ, uru na ọghọm ya ii) Nkọwa mkpụrụokwu na ihe mmụta dị n’akụkọ.   AKỤKỌ NKENKE ỌGỤGỤ AKỤKỌ NKENKE ABỤỌ GBASARA AGWA ỌJỌỌ: Akpirị ogologo na nnupụisi, uru na ọghọm ha. Ịgụpụta akụkọ nkenkeNkọwa Isiokwu, odee na ihe mmụta sitere n’akụkọ a gụrụỊtụle agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ a gụrụ.       ULEkarama, mkpịsị osisi, dgz   IHE ỤMUAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụpụta akụkọ nkenkeIkwu uru na ọghọm na-adị n’ịrụsi ọrụikeỊtụle agwa ndị bara n’akụkọ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ a họpụtara, eserese onye ngana na onye nọ n’ọrụ     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkpọsịta ajọ omume ụfọdụ ha ma ụmụaka na-akpaIkwusita uru/ọghọm ndị na-esote haIkwu ihe ha mụtara n’akụkọ ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, tepụrekọda, foto, eserese nwata a na-apịa ụtalị maka ime isiike, foto onye yi uwe na-egosi ahụ ya, tepụ rekọdụ, dgz.         IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịgụ akụkọ nkenke a họrọỊkwuputa ihe akụkọ na-akọ maka yaIkwu ihe ha mụtara site n’akụkọ ha gụrụInye obere nkọwa gbasara agwa ndị e nwere n’akụkọ ha gụrụ.Ikwu agwa ndị masịrị ha na ndị amasịghị ha. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ a họpụtara , eserese nwata/onye akpịrị ogologo gburu
13.MMECHI NA MMECHI 

ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 1 TAM NKE ABỤỌ

  IZUỤKA   1.                                   2.  ISIOKWU / NDỊNISIOKWU   A. ỤLỌỌGWỤ Ịkwụpụta ihe ndị na-eme n’ụlọọgwụIdepụta ahirịmfe dị iche iche banyere ihe ndị na-eme n’ụlọọgwụOkwu ndị metụtara ụloọgwụ   B. EZINỤLỌ: Iji ahịrịmfe kwupụta ihe ndị a na-eme n’ezinụlọ dk. ịga ozi, isi nri, ịsa efere, ihicha ụlọ, ịsụ akwa, dgz. Idepụta ahịrịmfe dị iche iche banyere ihe ndị na-eme n’ezinụlọ dịka:Anyị na-asa efereAna m ehicha ụlọ,dgz.Ụdị ezinụlọ dị iche iche dk: mkpuke, mbisa dgz.     ỊJỤ NA ỊGWA MMADỤ IHE Aa) Mkpụrụokwu ndị e ji ajụta ihe dk: Gịnị?    ii) Ebee? iii) Olee? iv) Kedụ? b) Iji ha mebe ahirịmfe 2. Mkpụrụokwu ndị e ji agwa mmadụ ihe dk: iv) Ọ bụ ————- v) Ha bụ ————– vi) Abụ m ————- vii) Onye a bụ —————–   NRIMkpọpụta /Ndepụta nri ndị e ji maraIHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ikwu ihe a na-eme n’ụlọọgwuỊkpọsịta ihe ndị a na-ahụ n’ụlọọgwụIkwu okwu metụtara ụloọgwụ NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese ngwa ọrụ ndị ụlọọgwụ.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ige ntịIleta eserese na-egosi ụdị ezinụlọgasịIji ahịrịmfe kọwapụta ihe ndị na-eme n’ezinụlọ haIkwupụta ụdị ezinụlọ e nwegasịrị. NGWA NKỤZI 1. Akwụkwọ ọgụgu, foto/ eserese ụdị ezinụlọ gasị, ihe na-eme n’ezinụlọ dk: isi nri, ịsa efere, ịsa akwa, IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ige ntịỊmebe ahịrimfeỊjụrịta onwe ha iheỊgwarịta onwe ha ihe NGWA NKỤZI Eserese ụmụaka na-ajụrịta onwe ha ajụjụ, akwụkwọ ọgụgụ, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị
                      3.                 4.               5.                   6.ndị Igbo dk. ji, ede, akịdị, akpụ, ụkwa, ọkpa, dgz. Ịkpọpụtasị mkpụrụ osisi dịka: oroma, unere, ehuru, mkpụrụ aṅara, dgz.     Etu e si eri nri ndị dịka ọtịta, olulo, ọṅụṅụ, nracha, dgz.Iji ha mebe ahịrịmfe   AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraNtụle odee ejije na ihe ejije na-aka maka yaỌgụgụ akwụkwọ ejijeNkọwa okwu ọhụrụ batara n’ejije       ỊGỤ ỌNỤỌGỤGỤ (40-70) Ndepụta ọnụọgụgụỊgụ ọnụọgụgụ (40-70)Ịgụ ọnụọgụgụ (71-100)         AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraNtụle odee ejije na ihe ejije na-akọ maka yaỌgụgụ akwụkwọ ejijeNkọwa okwu ọhụrụ batara n’ejije         AHIRỊ NTIMIWU NA ỊRỊỌ IHE Ai) Ntimiwu Mfe dịka: i) Bịa ebe a. Nọdụ ala     iii) Rie ngwaIji ntimiwu mfe mepụta ahịrịmfe dịka:Ịkpọsịta nri ndị Igbo ndị ha maIkwu ka e si eri haImebe ahịrị mfe NGWA NKỤZỊ: Foto/eserese na-egosi nri ndị   Igbo dị iche iche. Nrị ndị ahụgasị.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraỊkọwa ode ejije, na ihe ejije ya na-akọ maka yaỊkparịtaụka gbasara ihe ha gụrụỊkọwa okwu ọhụrụ batara n’ihe ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họorọ   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ịgụ ọnụ ọgụgụỊrụgosi ọnụọgụgụIdepụta ọnụ ọgụgu NGWA NKỤZI Kaadị mgbubam, osisi, okwuchi karama, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraỊkọwa ode ejije, na ihe ejije ya na-akọ maka yaỊkparịtaụka gbasara ihe ha gụrụỊkọwa okwu ọhụrụ batara n’ihe ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họọrọ   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ige ntị na mkpọpụtaIdepụta ahịrịokwu e ji eti iwu na nke e ji arịọ ihe
            7.                           8.                   9.                 10.Nye m ego ahụ ugbu aNọdụ ala.Mechie ọnụ gịỊrịọ Arịrịọ Mfe na iji ha mepụta ahịrịmfe dk: Biko, nye m ego, Biko, bịa.   B) UWE NA IYI UWE ai) Nkọwa ihe bụ uwe Ikọwa ụdị uwe dị uwe dị iche iche dk: uwe ụmụnwoke na ụmụ nwaanyịUwe ndị Igbo chiri echichi (rụtụ aka na uwe ndị nne/nna agbụrụ ndị ọzọ dịka: Yoruba, Awụsa) b. Ngwa ndị e ji achọ ahụ mma dk: iyeri ntị na nke olu, uri, mgbaka- isiụtọ, pawuda, ude, jigida, nzu, dgz.   AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraNkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ             AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE Ọgụgụ ejije a họpụtaraNchịkọta akwụkwọ ejije a gụrụNtụle agwa ndị gbara elun’ejijeNchịkọta akwụkwọ ejije na ihe mmụta sitere n’ejije       AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE Ọgụgụ ejije a họpụtaraNchịkọta akwụkwọ ejije a gụrụNGWA NKỤZI: Eserese ụmụaka abụọ na – arịọrịta onwe ha ihe, akwụkwọ ọgụgụ, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ige ntịỊkpọpụta uwe dị iche icheIsepụta uwe ụfọdụIdepụta ụdị uwe ndị eze, ọzọ na lọlọ na-eyiỊkpọsịta ngwa ndị e ji achọ ahụ mma NGWA NKỤZI Akwụkwo ọgụgụ, eserese/foto nne na nna jiri ejije ndị Igbo na foto uwe dị iche iche, dgz.       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraỊkọwa okwu ọhụrụ ndị ha gụtaraỊjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtaraỊkọwa okwu ọhụrụ ndị ha gụtaraỊjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ ejije a họpụtaraỊkọwa okwu ọhụrụ
          11.   12.   13.Ntụle agwa ndị gbara elun’ejijeNchịkọta akwụkwọ ejije na ihe mmụta sitere n’ejije     MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI ULE MMECHI3. Ịkọwa ihe ha ma gbasara agwa ndị batara n’ejije ha gụrụ. 1. Idepụta omenala ndị gbara elu n’ejije     NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara

Education Resource Centre Igbo Language Scheme of work for JSS1 Federal. ASỤSỤ IGBO. –Schemeofwork.com

ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 1 TAM NKE ATỌ

  IZUỤKA   1.                       2.  ISIOKWU / NDỊNISIOKWU   NKỌWA NHAOLEỊmata ole ihe dị na gburugburu anyịIji nkọwa aha kuzie nhaole dịka: ojii, warawara, ọcha, obosara, ntakịrị dgz.   NHA OLE na-agarịrị:Iji mkpụrụokwu ndị a: ọtụtụ, ụfọdụ, ha niile,dgz, kọwaa nhaole.   URI NA EGWUREGWUỊgụpụta uri dịka egwu agha, uri abụ nwa, dgz.Egwuregwu dịka:Kụọrọnụ nwa ngwere akaAkpankoloOnye elela anya n’azụ   B) IJEPỤTA URI NA EGWUREGWU NDỊ A N’EJIJE. Dịka: kụọrọnụ nwa ngwere aka, akpankolo, na onye elela anya n’azụ.IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ige ntịỊkọwa ka ihe ndị nọ na gburugburu ha hagasịIde ihe odide NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ngwa mmetụaka nwere agwa/kọlọ dị iche iche, foto/eserese, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Iji mkpụrụokwu ụfọdụ kọwapụta ka ihe haỊza ajụjụIde ihe odide NGWA NKỤZI Foto/ eserese, ngwa mmetụaka gasị, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ uri dị iche icheIgwu egwuregwu dị iche icheIme ejije
  3.                     4.                                   5.                   6.  AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtaraNgụpụta abụNtụle odee abu, isiokwu na ihe abụ ya na-akọ maka yaNkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ a gụrụ     A) NKỤZI OGE, OGE AFỌ Na IHU IGWE Okwu ndị metụtara oge dị iche iche dk: ụtụtụ, ehihie, anyasị, abalị, mgbede, ndeeri.Nkọwa izu Igbo: Ịgụ ụbọchị n’ime izu dk: Eke, Orie, Afọ na Nkwọ   B) OGE AFỌ Nkụzi izuụka dịka Sọnde ruo SatọdeNkụzi ọnwa dị n’afọ na ndepụta haIji oge afọ mepụta ahịrị mfe           AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtaraNtụle abụ, isiokwu abụ na ihe abụ na-akọ maka yaNkọwa ihe mmụta dị n’abụNkọwa okwu ọhụrụ batara na ha         IHU IGWE a) Nkụzi ọnọdụ ihu eluigweNGWA NKỤZỊ Ụmụaka n’onwe ha, tepụ rekọda, akwụkwọ ọgụgụ, foto na ụmụaka ndị na-egwuri egwu, dgz.   IHE ỤMỤAKWUKWO GA-EME Ịgụ abụ abụọ a họpụtaraIkwu onye deere abụ, isiokwu na ihe mmụta dị n’abụ ya NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họọrọ     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ige ntịỊjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Eserese na-egosi , mmiri ozuzo, ọge ọkochi, ọnwa na anyanwụ n’ọge dị iche iche, akwụkwọ ọgụgụ, Kalenda Ịgbo, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ige ntịỊrụgosi izuụka n’ime akwukwọ kalendaỊkpọsịta ọnwa ndị dị n’afọIdepụta ha NGWA NKỤZI: Kalenda bekee/Igbo, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgupụta abụ abụọ a họputara 2.Ikwu isiokwu abụ Ide na nkenke ihe abụ na-akọ maka yaIdepụta ihe mmụta abụọ dị n’abụ ndị ha gụrụ. NGWA NKỤZI: Akwụkwọ abụ a họpụtara   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị
                                      7.                       8.dk. Ihu eluigwe bụ ihe anyi ji amata mgbe chi jiri na mgbe chi bọrọ. Oge ọnọdụ ihu elu igwe pụtara ihe n’Igbo (dk. Ọkọchị, Udummiri, Ụgụrụ, ide, ọkpọfụụ, uzuzu/ etum,oyi)Okwu ndị na-akọwaputa oge n’ụzọ dabara adaba dk:   AM = Ka e ji amata oge ụtụtụ PM = Ka e ji amata oge ehihie/ mgbede/anyasị 24HOURS = bụ otu ụbọchị; 2 minutes = Nkeji abụọ 60 minutes= bụ otu awa dgz. d) Iji okwu ndị a mepụta nkenke ahịrịokwu dịka “Otu nkeji ka o jiri gafee elekere ise”. “O jirila ọkara gafee elekere ise nke mgbede”.dgz.   IKPOCHAPỤ MPỤ NA AGWA ỌJỌO N’ALA ANYỊ: Ịkpa AKụ Na Ụba N’ụzọ Ezighi Ezi Nkọwa akụnụbaỤzọ dị iche iche mmadụ nwere ike isi kpaa akụnụba ya n’ụzọ n’ezighi eziỌghọm ịkpa akụnuba n’ụzọ ezighị ezi ii) Ịkọwa mkpụrụokwu ndị metụtara isiokwu dk: akụnụba, agwa ọjọọ, ụzọ ezighị ezi, dgz,     MKPARỊTAỤKA: ỤZỌ DỊ ICHE ICHE E SI AKPATA AKỤNỤBA N’ỤZỌ E ZIGHI EZI dịka: ịtụ mgbere ahịa mmadụ, mmadụ iji ibe ya gwọrọ ọgwụ ego, ibu na ire ọgwụ, anwụrụike, ime mpụ ule, ịgba akwuna, dgz.ỊGỤ AGHỌTAAZAA METỤTARA ISIOKWU AỊkọwa ọnọdụ ihu eluigweIkwu oge onọdụ ihu eluigweIkwu oge ha nọ site n’iji okwu ndị dabara adabaỊkwupụta ahụ elekere dị iche iche NGWA NKỤZỊ: Foto/eserese na-egosi oge dị iche   iche, elekere, akwụkwọ ọgụgụ, ugbo ojii, kaadị mgbubam, dgz.                   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ige ntịỊkọwa akụnụbaỊkpọsita uzọ ezighi ezi e si akpa akụ Ikwu ọghọm dị n’ime nke a NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, dgz.       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịkparịtaụka gbasara ụzọ n’ezighi ezi nke ndị mmadụ si akpata akụnụba haỊgụ aghọtaazaa na ịza ajụjụ ndị soỊjụ na ịza ajụjụIde ihe odide NGWA NKỤZI Akwụkọ ọgụgụ, tepụ rekọda, redio, dgz.
9.                       10.         11.   12.   13.A) NKỌWA GBASARA ỤCHA/KỌLỌ (Colour identification) Ịkọwapụta ụdị ụcha dị iche iche ndị e nwegasịrị dk: ọcha, edo, ọbara, ụpa, ntụ, dgz.Ịrụgosi kọlọ ndị a dịIji ha mepụta ahịrịokwu mfe.   B) AGỤMAGỤ: Abụ Ederede Ngụgharị akwụkwọ abụ ndị a họpụtara na nchịkọta ha.   ỌNỤỌGỤGỤ (70-100) 1 Idepụta ọnụ ọgụgụ 2. Ịgụ ọnụ ọgụgụ   MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI ULE   MMECHIIHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: Ikwupụta ụdị kọlo ndị ha maaraỊrugosi kọlọ e wepụtaara haIji kọlọ ndị ahụ mepụta ahịrị- okwu NGWA NKỤZI Eserese na-egosipụta udịrị kọlọ dị iche iche, ụgbọ ojii, akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam,dgz.       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụpụta abụ a họpụtaraIkwu uche ha banyere abụ ndị ha gụrụ 4. Ịkọwa ihe mmụta na okwu ọhụrụ ndị pụtara n’abụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME Ịgụ ọnụọgụgụỊrụgosi ọnụọgụgụIdepụta ọnụọgụgụ

Share this Article
Leave a comment