Igbo Language Scheme of Work for JSS 3 Federal

35 Min Read
Schemeofwork.com
Scheme of Work

Nigerian Languages (Igbo Teaching Scheme). Igbo Language Scheme of work for JSS 3 Federal. Nkọwa OmenalaSchemeofwork.com

ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 3 TAM NKE MBỤ

  IZUỤKA   1.               2.                           3.                 4.                             5.                   6.                     7.                           8.                   9.                   10.                               11.                   12   13.   14.  ISIOKWU / NDỊNISIOKWU   ỌNỤỌGỤGỤ (0-1000) 1.  Ịgụ ọnụọgụgụ (0-5000) 2. Ịgụ ọnụ ọgụgụ  na-agarirị      (501-1000)         OMENALA a) Nkọwa Omenala b) Ịgụ nwa aha na ndị o metụtara c) Ịhụ nwata eze na ndị o metụtara d) Mgbanwe na-abatagasị     n’omenala ndị a                 AGỤMAGỤ: ỊGỤ  IDUUAZỊ A HỌPỤTARA a) Nkọwaodee akwụkwo,isiokwu, ndị nisiokwu akụkọ ya b) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị c) Nkọwa mkpụruokwu na okwu      ọhụrụ batara n’ihe a gụrụ     OMENALA A i) Nkọwa Omenala ii) Ile ọbịa na mkpọpụta ihe ndị     ụfọdụ ndị Igbo ji ele ọbịa. Ya     bụ ihe ndị na- anọchi anya ọjị. B) Ọmụmụ ilu na nkọwa ilu ụfọdụ      dị mfe.                 AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ 1. Ọgụgụ akwụkwọ Iduuazị a họpụtara 2. Nkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị bata n’ihe a gụrụ 3. Ntụle agwa ndị gbara elu  n’iduuazị 4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe  mmụta sitere n’akụkọ   NSOROEDIDE a) Nkọwa na ọmụmụ iwu ndakọrịtaụdaume b) Iwu nsụpe dịka o metụtara     ndekọ na ndesa mkpụrụokwu c) Ndepụta mkpụrụokwu ndị     nwere ndakorịta na ndị dara     n’iwu ndakọrịtaụdaume       NSOROEDIDE a) Ọrụ “na” na-arụn’ahịrị- okwu dịka mbuụzọ, nnye- makangwaa, njikọ na isingwaa. b) Nkụzi “na” dịka Njikọ c) Inyegasị ọmụmaatụ ha     n’ahịrịokwu               ỤTỌASUSỤ i. Ọmụmụ “na” dịka mbuụzọ ii. Inyegasị ọmụmaatụ ha               ỤTỌASỤSỤ a) Ọmụmụ “na” dịka isingwaa b) Ọmụmụ “na” dịka     nnyemaka ngwaa c) Iwepụtagasị ọmụmaatụ ha           A. IBI N’UDO a)  Nkọwa ihe bụ ibi n’udo b)Ụzọ  dị iche iche e si ebi      n’udo c) Uru na Ọghọm dị n’ibi n’udo B. MPỤ ULE a) Nkọwa ihe bụ mpụ ule b) Ụzọ dị iche iche e si eme mpụ ule c) Ọghọm dị n’ime mpụ ule. d) NRỤRỊTAỤKA: Olee ndị a ga-aka ata uta gbasara mpụ ule. Ọ bụ ndị nne na nna ka ọ bụ ụmụakwụkwọ?     AGỤMAGỤ:  IDUUAZỊ 1. Ọgụgụ iduuazị 2. Nchịkọta isiokwu na ndịnisiokwu  akụkọ 3. Nkọwa ihe mmụta dị n’akụkọ 4. Ntụle agwa ndị batara n’akụkọ 4. Omenala Igbo ndị batara n’akụkọ     MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI   ULE   MMECHI   IHE OMUME NA NGWA NKỤZI   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ ọnụọgụgụ 2. Ịdepụta ọnụọgụgụ 3. Ịrụgosi ọnụọgụgụ NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, mkpụrụokute, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ikwu ihe gbasara omenala ndị e       depụtara 3. Ikwu ihe a na-emegasị n’omenala     ndị a 4. Ịkowa mgbanwe batarala      n’omenala NGWA NKỤZI: Eserese/foto, akwụkwọ ọgụgụ,  tepụrekọda, redio, tiivii na ihe ndị ọzọ dabara adaba     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.  Ige ntị 2.  Ịgụ akwụkwọ iduaazị a họpụtara 3.  Inye nkọwa mkpụrụokwu na okwu      ọhụrụ ndị batara n’ihe ha gụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ Iduuazị a họpụtara     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ikwu ihe banyere ile ọbịa 3. Ịkpọsịta ihe ụfọdụ ha na-ahụ e ji     eme ọjị / ele ọbịa 4. Ikwu ilu Igbo ndị ha maara na nkọwa ha NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese   na-egosi ọjị na ụmụ ihe oriri ndị e ji anọchite anya ọjị na ihe oriri ndị ahụ n’onwe ha     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ a họpụtara 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’ihe ha     gụrụ 3.  Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ iduuazị a họpụtara       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige nti, 2. Inye ọmụmaatụ okwu nwere     ndakorịta ụdaume 3.  Ndepụta ụfọdụ mkpụrụokwu a      na-edekọ ọnụ na nke a na-edesa       edesa NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, chaatị ụdaume, kaadị mgbubam (flash card)   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkọwapụta ọrụ “na” n-arụ n’ahịrịokwu 3.Igosipụta ebe “na” na-arụ ọrụ di iche     iche 5.Imebe ahịrịowku iji gosiputa ‘”na”    dịka njikọ NGWA NKỤZI Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, chaatị, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịrụgosị ebe “na” na-arụ ọrụ dịka      mbuụzọ 3. Inye ọmumaatụ ha gasị NGWA NKỤZI Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, chaatị, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịrụgosị ebe “na” na-arụ ọrụ dịka    Isingwaa na nnyemaka ngwaa 3. Inye ọmụmaatu nke ha NGWA NKỤZI Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, chaatị, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ibin’udo na mpụ ule 2. Ikwupụta ọtụtụ ụzọ e si ebi n’udo 3. Ikwu uru na ọghọm dị n’ibi n’udo 4. Ịkpọsita ụzọ e si eme mpụ ule 5. Idepụta uru na ọghọm mpụ ule 6. Ikwupụta ndị a ga-ata ụta site n’iji okwu dị omimi were kwado isiowu. NGWA NKỤZI Tepụrekọda, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, ụmụaka n’onwe ha           IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.  Ige ntị 2. Ikwu ihe ha mụtara n’iduuazị ha     gụrụ 3. Ịkọ agwa ndị masịrị ha na ndị    amasịghị ha. Ihe kpatara nke a. 4. Ịkpọsịta omenala ndị batara     n’iduaazị NGWA NKỤZI  Akwụkwọ iduuazị a họpụtara

ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 3 TAM NKE ABỤỌ

  IZUỤKA     1.                       2.                   3.                         4.               5.                       6.                   7.                         8.                 9.                   10.                   11.   12    ISIOKWU/NDỊNISIOKWU     AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE a) Ịkọwa odee abụ na akwụkwọ abụ ya b) Ọgụgụ abụ abụọ ndị a họpụtara c) Ntụle abụ, isiokwu, asụsụ nka na     ihe abụ na- akọ maka ya na      nkenke d) Ịkọwa ihe mmụta dị n’abụ e) Nkọwa okwu ọhụrụ ndị batara     n’abụ     ỌGWỤ a) Nkọwa ihe bụ ọgwụ b) Onye kwesiri inye ọgwụ c)  Ebe e kwesiri ịzụta ọgwụ d) Mgbe e kwesiri ịnụ ọgwụ e) Nsogbu dị n’ịzụ na ịṅụ ọgwụ f) Ịnụ ogwụ aghara aghara na    ọghọm ya     AGỤMAGỤ:  ABỤ EDEREDE a. Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtara b. Ntụle abụ, isiokwu/ ihe abụ     na-akọ maka ya na asụsụ nka c. Nkọwa ihe mmụta dị n’abụ d. Itụle asụsụ nka ndị batara n’abụ e. Nkọwa okwu ọhụrụ batara na ha           NKEBIOKWU a) Nkọwa nkebiokwu b) Ụdị nkebiokwu dị iche iche      dịka: nkeaha, kenkọwa,       nkembuụzọ na nkenrụaka c) Mmebe ahịrịokwu ndị nwere     nkebiokwu.         EDEMEDE KỌMPOZISHỌN a) Nkọwa edemede kompozishọn b) Nhazi ya c) Ide otu edemede nkọwa         NKEBIOKWU a) Nkọwa nkebiokwu b) Ọmụmụ nkebiokwu keaha c) Ọmụmụ nkebiokwu kenkọwaha d) Ọmụmaatụ gasị n’ahịrịokwu               NKEBIOKWU a)  Ọmụmụ nkebiokwu kenrụaka b) Ọmụmụ nkebiokwu kembuụzọ c) Ọmụmaatụ ha gasị n’ahịrịokwu           AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE a) Ọgụgụ akwụkwọ abụ abụọa     họpụtara b. Ntụle abụ, isiokwu/ ihe abụ     na-akọ maka ya na asụsụ nka c. Nkọwa ihe mmụta dị n’abụ d. Nkọwa okwu ọhụrụ batara na ha         AGỤMAGỤ Ngụgharị akwụkwọ abụndị a họpụtara na nchịkọta ha.               EDEMEDE 1. Nkọwa edemede 2. Edemede dị iche iche i)  Leta nke onye ii) Leta anamachọihe iii) Edemede mkparịtaụka         MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI   ULE/MMECHI   IHE OMUME NA NGWA NKỤZI     IHE ỤMỤAKWỤKWO GA-EME: 1. Ịgụ abụ a họpụtara 2. Ịkọwa isiokwu na asụsụ nka     ndị pụtara n’abụ 3. Ikwu ihe ha mụtara n’abụ ndị     ha gụrụ NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ abụ a họpụtara         IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkọwa ihe ọgwụ bụ 2. Ikwu nsogbu na-adapụta     n’ịzụ/ịṅụ ọgwụike 3.  Idepụta ọghọm atọ na-adị    n’ịṅụ ọgwụ aghara aghara NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, ọgwụ dị iche iche, tepụrekọda, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgupụta abụ 2.Ikwu isiokwu abụ na asụsụ     nka 3. Ide na nkenke ihe abụ na-akọ     maka ya 4. Idepụta ihe mmụta abụọ dị    n’abụ ndị ha gụrụ. NGWA NKỤZI: Akwụkwọ abụ a họpụtara     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkowa ihe bụ nkebiokwu 3. Imebe ahịrịokwu ndị nwere    nkebiokwu 4. Ịgosiputa nkebiokwu n’ahịrị- okwu NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, flanelgraf chaatị, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkparịtaụka maka edemede     kọmpozishọn 2. Ikwu ka e si ahazi edemede kompozishọn NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.Ige ntị 2.Ịkọwa maka nkebiokwu keaha    na kenkọwaha 3. Inye ọmụmatụ ha gasị 4. Igosipụta ha n’ahịrịokwu 5. Imebe ahịrịokwu nwere nkebiokwu NGWA NKỤZI Eserese, kaadị mgbubam, flanelgraf chaatị, dgz   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.  Ịkọwa nkebiokwu kenrụaka      nke mbuụzọ 2. Inye ọmụmaatụ nke ọ bụla 3. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụpụta abụ a họpụtara 2. Ikwu uche ha banyere abụ ha     gụrụ 3. Ikwu isiokwu abụ na ihe abụ     na-akụzi NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara.       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.  Ịgụpụta abụ a họpụtara 2. Ikwu uche ha banyere abụ ndị     ha gụrụ 4. Ịkọwa okwu ọhụrụ ndị     pụtara n’abụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkpọsịta ụdị edemede ndị e     nwegasịrị 3. Idepụta edemede n’ụdị     edemede nke ọ bụla NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tepụ rekọda, dgz.

ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 3 TAM NKE ATỌ

  IZUỤKA   1.                     2.           3.             4.                 5.                 6.                     7    ISIOKWU / NDỊNISIOKWU   AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE 1. Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara 2. Ntụle odee ejije, ihe ejije na-akọ maka ya na asụsụ nka     odee c) Ọgụgụ akwụkwọ ejije d) Nkọwa okwu ọhụrụ bataran’ejije       OMENALA a)  Ile ọmụgwọ b)  Ibi ugwu            OMENALA na-agarịrị a) Iri ji ọhụrụ b) Ịwa ọjị         AGỤMAGỤ: Ejije ederede i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara ii) Nkọwa usoro okwu na okwu    ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ           ỤTỌASỤSỤ:NKEBIAHỊRỊOKWU i)   Nkọwa ihe bụ nkebiahịrịokwu ii)  Ụdị nkebiahịrịokwu dị iche iche iii) Ọmụmụ nkebiahịrị keaha na      izipụta ya n’ahịrịokwu       ỤTỌASỤSỤ: i) Nkebiahịrị kenkọwa ii) Izipụta nkebiahịrị kenkọwa     n’ahịrịokwu iii) Nkebiahịrị kembuụzọ na     nzipụta ha n’ahịrịokwu           AGỤMAGỤ:EJIJE EDEREDE 1. Ọgụgụ ejije a họpụtara 2.  Nchịkọta akwụkwọ ejije a gụrụ 3.  Ntụle agwa ndị kara pụta ihe      n’ejije 4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe  mmụta sitere n’ejije       ULE  IHE OMUME NA NGWA NKỤZI   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara 2. Ikwu aha ode, ebe a mụrụ ya,     Isiokwu akụkọ ya na asụsụ nka     ndị o webatara n’akụkọ ya. 3. Ịkparịtaụka gbasara ihe ha     gụrụ 4. Ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’ihe  ha gụrụ   IHE ỤMỤAKWỤKWO GA-EME: 1. Ịkọwaputa ihe ha maara gbasara     ile ọmụgwọ na ibi ugwu NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto, eserese, tepụrekọda, redio, tiivii   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkọwapụta ihe ha maara gbasara     iri ji ọhụrụ na ịwa ọjị NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, oge/mkpurụ oji, ji, tepụrekọda, redio, tiivii   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ bata n’ihe ha gụrụ 3. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKUZỊ Akwụkwọ ejije a họpụtara     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ikwu ihe bụ nkebiahirị 3. Ịrụgosi nkebiahịrị n’ahịrịokwu  NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, kaadị mgbubam   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Idepụta nkebiahịrị dị n’ahịrịokwu 3. Imebe ahịrị okwu ndị nwere     Nkebiahịrị 4. Ịgosiputa nkebahịrị n’ahịrịokwu NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, chaatị, flanelgraf, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ ejije a họpụtara 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ 3. Ịkọwa ihe ha ma gbasara agwa     ndị batara n’ejije ha gụrụ. 4. Idepụta omenala ndị kara pụta  n’ejije NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara      

Nigerian Languages (Igbo Teaching Scheme). Igbo Language Scheme of work for JSS 3 Federal. –Schemeofwork.com

ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 3 TAM NKE MBỤ

  IZUỤKA     1.                 2.                                 3                     4.                   5.                   6.                   7.                 8.                         9.                                       10.                           11.             12.          13.   14.  ISIOKWU / NDỊNISIOKWU     A) ỊKỌWA KA AHỤ NA OBI MMADỤ D(dịka ịnọ na mwute, n’ihe mgbu, n’ihe isiike, mgbe obi dị mmadụ ụtọ/njọ, dgz). B) IJIAHỊRỊMFE KỌWAA KA AHỤ NA OBI DỊ MMADỤ     A) IME NJEM i) Nkọwa ihe bụ ime njem na ụzọ dị iche iche e si eme njemdịka :  njemụgbọelu, ụgbọmmiri,ụgbọala, ụgbọokporoigwe/ụgbọoloko. ii) Ime mkparịtaụka gbasara ime njem   B. ỌNỤỌGỤGỤ i.  Ọmụmụ ọnụọgụgụ nke (onye nke mbụ, abụọ.dgz) ii. Onụọgụgụ mpekele ( ½,  3/5) iii. Ọnụ ọgụgụ ọgwa (5 ½, 9 ¾)     AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE a. Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ      ndị a họpụtara b. Ntụle isiokwu na ndịnisiokwu dị n’akụkọ nkenke  c. Ntụle agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ a gụrụ d. Ntụle ihe mụta dị n’akụkọ na     asụsụ nka odee     ỊJỤTA NA ỊGWA MMADỤ IHE a.Ịjụta ihe gbasara mmadụ b Ịjụta gbasara ihe na ebe dị iche iche c.Iji nkenke ahịrịokwu jụta he gbasarammadụ maọbụ ebe         ỌNỤỌGỤGỤ na-agarịrị (100-1,500)                 AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE a. Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ     ndị a họpụtara b. Ntụle isiokwu na ndịnisiokwu dị n’akụkọ nkenke  c. Ntụle agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ a gụrụ d. Ntụle ihe mmụta dị n’akụkọ     ITI IWU NA ỊRỊỌ IHE N’ỤZỌ DỊ MFE a. Okwu ndị na-egosi iti iwu b. Okwu ndị na-egosi arịrịọ c. Iji ahịrịokwu mfe gosipụta iti     iwu na ịrịọ arịrịọ.       AGỤMAGỤ : AKỤKỌ NKENKE  i)Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ a họpụtara b) Ntụle aha odee,  isiokwu, ndịnisiokwu na ihe mmụta dị   n’akụkọ nkenke  c)Ntụle omenala, asụsụ nka na agwa ndịpụtagasịrị n’akụkọ a    gụrụ d) Nchịkọta akụkọ nkenke ndị a     gụrụ   A) AHỤIKE NDỊ NTORỌBỊA i)  Nkọwa ihe bụ ahụike na ntorọbịa ii). Ọrịa ụfọdụ na-emetụta ahụike  ha iii) Ụzọ mgbochi ha.         B) NRI : i) Nrị ndị Igbo Ụfọdụ ii) Etụ e si akọpụta ha na etụ e si eri ha iii) Nrị a na-eri na mmemme dị iche iche.         A)AKAỌRỤ i) Ụdị akaọrụ dị iche iche (Dịka ọrụ ugbo, izụahịa, ịkụ azụ, dgz) na ejirimara nke ọ bụla B)INWETA AKỤNỤBA N’ỤZỌ ZIRI EZI i)  Nkọwa Ihe bụ akụnụba na    inweta ya n’ụzọ ziri ezi ii) Inweta akụnụba n’ụzọ ezighi    ezi dịka: iji mmadụ atụ mgbere    ahịa, iji mmadụ gwọrọ ọgwụ     ego, ibu/ire ọgwụike     MMEMME OMENALA: a. Iri ji b. Ịlụ nwaanyị c. Ihe ndị e ji eme mmemme na uru ha     MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI   ULE   ULE NA MMECHI  IHE OMUME NA NGWANKỤZI   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ikwu ka ahụ na obi dị ha 2. Ịji ahịrịmfe kọwaa ka obi dị ha 3. Ide ihe odide 4. Ikwunwo/imenwo ihe NGWA NKỤZỊ Olu onye nkụzi, ngwa nurụlere, Akwụkwọ ọgụgụ, chaatị, kaadị mgbubam,dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkpọsịta ụzọ ndị e si eme nje 2. Ime mkparịtaụka 3. Mmenwo/ikwunwo ihe NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, olu onye nkụzi, kaadị mgbubam, tepụredio.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1.  Ịgụ ọnụọgụgụ nke 2. Igosipụta ha n’ahịrịokwu 3. Idetụ ọnụọgụgụ NGWA NKỤZỊ Eserese/foto, kaadị mgbubam, tebul nnọchi, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Igụ akụkọ nkenke a họpụtara 2. Ịkowa ihe isiokwu na mmụta dị    n’akụkọ 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ/asụsụ nka     odee NGWA NKỤZỊ Akụkọnkenke a họpụtara       IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.   Ịjụrịta onwe ha ihe 2. Imebe ahirịmfe 3. Ịza na ide ihe odide NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, olu onye nkụzi, tebul nnọchi dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.   Ige ntị 2. Ịgụ ọnuọgụgụ 3. Irụgosi ọnuọgụgụ 4. Idepụta ha NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, mkpụrụokwe, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Igụ akụkọ nkenke 2. Ikwu isiokwu na ihe mmụta dị     n’akụkọ 3. Ịkọ ihe ha ma gbasara agwa     batara n’akụkọ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ a họpụtara     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Idepụta okwuntimiwu 2. ikwupụta okwu e ji arịọ ihe 3. Iji ha mebe ahịrịmfe NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ Eserese/foto, kaadị mgbubam, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Igụ akụkọ nkenke 2. Ikwu  aha odee, isiokwu na ihe     mmụta dị n’akụkọ 3. Ikọwa okwu ọhụrụ 4. Ịkọwa , omenala na agwa ndị ha gụtara n’akụkọ NGWA NKỤZI Akwụkwọ akụkọ nkenke a họpụtara         IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ahụike na ntorọbịa 2. Ikwu ọrịa ụfọdụ na-emetụta    ahụike ha 3. Ikwu ụzọ mgbochi ha NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ Eseresefoto, ụmụaka n’onwe ha, kaadị mgbubam,dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkpọsịta nri ndị Igbo 2. Ikwu ka e si akọpụta ha 3. Idepụta nri ndị a na-eri na    mmemme dị iche iche NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, Eserese, nri Igbo dị iche iche,dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkpọsịta akaọrụ ndị ha maara 2. Ịkwu ejirimara nke ọ bụla 3. Inye nkọwa akụnụba 4. Ikwu ụzọ ezighi ezi e si akpata   akụnụba NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, foto/eserese, tepụ rekọda, dgz           IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa omenala ndị a 2. Ikwu ihe ndị e ji eme omenala     ndị a 3. Ikwu uru dị n’ime omenala ndị a.

ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 3 TAM NKE ABỤỌ

  IZUỤKA     1.               2.                 3.                       4.                 5.                         6.                 7.                       8.                 10.                 11.               12.               13  ISIOKWU / NDỊNISIOKWU     MKPỤRỤEDEMEDE IGBO (abịịdị) a. Ndepụta mkpụrụabịịdị Igbo na ikewa ha n’ụzọ abụọ i) Ụdaume b) Mgbochume       AGHỌTAAZAA: NRUBEISI NA NDEBEIWU i. Igụpụta ederede ii. Idesita mkpụrụokwu ọhụrụ     ndị batara n’ederede a gụpụtara iii. Ịkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ       NZIKỌRỊTA NA NRỤKỌRỊTAỌRỤ a) Nkọwa Nzikọrịta ozi nke teknọlọjị b) Uru nzikọrịta ozi nke teknọlọjị c) Nrụkọrịta ọrụ na uru ya                 AGWỤGWA NA ILU ỤFỌDỤ DỊ MFE a. Nkọwa  ihe bụ agwụgwa na ọmụmaatụ agwụgwa ndị dị  mfe b. Nkọwa ihe bụ ilu na ọmụmaatụ ilu Igbo dị iche iche dị mfe.       OKWUNTỤHỊ/OKWU MGBAWAỌNỤ 1.  Nkọwa okwuntụhị na ọmụmaatụ okwuntụhị dị iche iche   2. OKWU NDỊ ICHE (Indicating opposite in Igbo)    dịka: elu, ala, ocha, ojii, dgz.   b. Iji ha meputa ahịrụokwu       AGỤMAGỤ: EJIJE i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara ii)  Nkọwa okwu ọhụrụ pụtara     na ya       AGỤMAGỤ na-agarịrị a. Ntụle isiokwu na ndịnisiokwu dị n’ejije a gụrụ b. Ntụle agwa ndị pụtagasịrị n’ejije c. Ntụle ihe mmụta dị n’ejije     NKỌWA DỊ MFE GBASARA NJIRIMARA  NA ỌDỊDỊ IHE GASỊ 1.  Nkọwa nhaole na Ịmata ole   ihe dị 2a. OKE NA NWUNYE (Gender)    (dk. Okoro na agboghọ, okeọkpa na nnekwu, oke na nwunye, dgz,)   b. Iji ha mepụta ahịrịokwu mfe.       NKỌWA DỊ MFE GBASARA NJIRIMARA NA ỌDỊDỊ IHE GASỊ a. Imebe ahịrịokwu na-ezipụta ole ihe dị b. Ịchọpụta nhaole dịgasị n’ahịrị-      okwu c. Iji nkọwa aha ụfọdụ zipụta nhaole  (dk. niile, ọtụtụ, dgz)           NKEJIASỤSỤ: NGWAA a.  Nkọwa ngwaa b.  Imepụta ahịrịokwugasị ndị       nwere ngwaa         NKEJIASỤSỤ: a. Nnọchiaha: Ọmụmaatụ na ọrụ     ha n’ahịrịokwu b. Nnọchi mpesịn:Ọmụmaatụ na     ọrụ ha n’ahịrịokwu       MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI     ULE/MMECHI  IHE OMUME NA NGWANKỤZI     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ abịịdị 2. Ịde abịịdị 3. Ime nkewa ụdaume NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, chaatị, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịgụ ihe 3. Ide ihe odide NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, olu onye nkụzi, kaadị mgbubam     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkọwa ihe bụ nzikọrịta ozi nke     teknọlọji 2. Ikwu uru nzikọrịta ozi nke    teknọlọjị bara 3. Ịkọwa ihe nrụkọrịta ọrụ pụtara 4. Ikwu uru dị na nrụkọrịta ọrụ NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ekwe ntị, ogene, eserese na foto, tepụrekọda, oluonye nkụzi,  redio, tiivii, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịjụ na ịza agwụgwa 2. Inye ọmụmaatụ agwụgwa 3. Inye ọmụmaatụ ilu na nkọwa ya NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, olu onye nkụzi, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwu okwuntụhị 2. Ịza ajụjụ 3. Ịkọwa okwu ndịiche na ọmụmaatụ     ha NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, Kaadị mgbubam, ụmụaka n’onwe ha, tepụrekọda, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ ejije 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ 3. Ijụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ ejije 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ 3. Ijụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họọrọ     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ole ihe dị 2. Ịkọwa ọdịdị ihe 3. Inye ọmụmaatụ nhaole gasị 4. Inye ọmụmaatụ genda 4. Iji genda mebe ahịrịmfe NGWA NKỤZI Akwụkwo ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ka ihe dị 2. Ịmebe ahịrịmfe na-egosi ọdidị     ihe 3. Iji nkọwa aha gosipụta nha ole 4.  Iji nkọwa aha mepụta ahịrịokwu.     NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, olu onye nkụzi, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, akwa nwere agwa dị iche iche, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ihe bụ ngwaa 2. Ịchọpụta ngwaa n’ahịrịokwu 3. Imebe ahịrịokwu nwere ngwaa NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, olu onye nkụzi, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa nnọchiaha mpesịn na ọrụ     ha 2. Inye ọmụmaatụ nnọchi mpesịn 3. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii/ kaadị mgbubam dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịgụ na Ịza ajụjụ ule 3.Ide ihe odide NGWA NKỤZI Akwụkwọ ajụjụ ule    

Nigerian Languages (Igbo Teaching Scheme). Igbo Language Scheme of work for JSS 3 Federal. –Schemeofwork.com

ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 3 TAM NKE ATỌ

  IZUỤKA     1.             2.                       3.                     4.                   5.                     6                     7.  ISIOKWU / NDỊNISIOKWU     IHE NDỊ NA-EME N’EZINỤLỌ a. Ịdị ime b. Ịmụ nwa na ọmọgwụ c. Ịgụ nwa aha na ikupụta nwa       a. AKARA EDEMEDE (puntuation mark) Dịka: kpọm, kpọm rịkọm, rịkọm, rịkọm elu, rịkọm ala, akara mkpu, na kọlọm. b. Ahịrịokwu ebe akara ndị a pụtagasịrị.         AGWA ỌJỌỌ ỤMỤAKA UGBU A NA-AKPA N’OGE UGBU A a. Aghọtazaa: Ime Mpụ Ule b. Nkọwa mkpụrụokwu ụfọdụ ndị batara n’ederede a gụpụtara dk: agwa ọjọọ, mpụ ule, dgz.         ỌNỤỌGỤGỤ  (1000 – 1020)                   AGỤMAGỤ: Abụ dị mfe a. Ịgụ akwụkwọ abụ a họpụtara b. Ntụle isiokwu na ndịnisiokwu dị n’abụ a gụrụ c. Aha odee abụ na ebe a mụrụ ya d. Ntụle ihe abụ na-akụzi       EDEMEDE NDUZI  MFE (Guided Leta Writing) a) Ebe mgbadoụkwụ: i) Isiokwu ii) Okwu mmalite iii) Ahụ edemede iv) Mmechi b) Ọmụmaatụụdị leta dị iche iche a. Leta maka Ụlọakwụkwọ m b. Ezigbo enyi m c. Nne na nna m d. Leta maka iwe n’ọrụ/ịchọ ọrụ    
ULE BECE
  IHE OMUME NA NGWANKỤZI   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịza ajụjụ 3. Ide ihe odide NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese dị iche iche,dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgosi edemede nwere akara     edemede 3. Ide ihe odide 4. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, kaadị mgbubam, ụmụakwụkwọ n’onwe ha, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịjụ na ịza ajụjụ 3. Ịgụ ihe 4. Ide ihe NGWA NKỤZI Ederede sitere n’akwụkwọ ọgụgụ ha maọbụ nke onye nkụzi depụtara, tepụrekọda, ụgbọ ojii, dgz.   IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2.  Ịgụ ọnụọgụgụ 3. Ịrụgosị ọnụọgụgụ 4. Idepụta ọnụọgụgụ 5.  Ịjụ /ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, dgz.     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ 2. Ijụ na ịza ajụju 3. Ịkọwa isiokwu na ihe mmụta NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, foto/eserese     IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ  2. Ịrụgosi eserese 3. Ide edemede 4. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, delta ederede na kaadị, dgz.

Share this Article
Leave a comment