Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 6 Federal. Asusu: Edemede Nduzi –Schemeofwork.com
IGBO LANGUAGE PRAjMARj NKE ISII TAAM NKE MBU
IZU 1
ISIOKWU A) Asusu: Onuogugu.
NDINISIOKWU
- Onuogugu 1-150
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa onuogugu Igbo n’ugbo ojii
- -Ikowaputa onuogugu ndj ahu
- -Idunye umuakwukwo jguputa onuogugu.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
- Igu ihe ogugu.
ISIOKWU B) Agumagu: Ejije nkenke
NDINISIOKWU
- Ijije omume onye Dibja bekee
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa oru onye dibja bekee
- Iduzi umuakwukwo n’ ike ekike onye dibja bekee
- Idunye umuakwukwo ijije onye dibja na-agwo onye orja.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ike ekike onye Dibja bekee
- Ime nkenke ejije ime klasj
IZU 2
ISIOKWU A) Asusu: Onuogugu
NDINISIOKWU
- Igu onuogugu 151-300.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa onuogugu Igbo bido na 151-300.
- Iguputa onuogugu ugboro ugboro ma mee ka umuakwukwo guso ya.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide onuogugu
- Igu onuogugu
- Irugosiputa onuogugu.
ISIOKWU B) Omenala: Orubere na oru umuaka.
NDINISIOKWU
- Nkowa ihe Orubere umuaka putara.
- Oke na Oru Umuaka
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Nkowa ihe bu “Orubere Umuaka”.
- Ikposjta na ideputa orubere ndj a:
- ikike jga akwukwo
- ikike ikwu okwu
- ikikeiri nri n’oge kwesiri, dgz.
- Ikowaputara umuakwu¬kwo ha ihe bu oke na oru ha. Nke a gunyere jga ozi dj iche iche djka: jsaefere, ichu mmiri, jza ulo, dgz.
- Imebe ahjrjmfe dj iche iche metutara oke na oru umuaka n’ezinulo ha.
- Ana m asara nne m efere.
- Uche na Ada na-aza ulo.
- Nneka na-echu mmiri.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
IZU 3
ISIOKWU A) Asusu: Onuogugu.
NDINISIOKWU
- Onuogugu (301-400)
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa na jguputa onuogugu Igbo bido na 301 ruo na 400.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide onuogugu
- Igu onuogugu
- Iza ajuju.
ISIOKWU B) Agumagu: Ejije nkenke
NDINISIOKWU
- Ijije omume Onye Noosu
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Idunye umuakwukwo iji ejiji Onye Noosu ma gosiputa ka Noosu si aru oru.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ijije onye Noosu.
IZU 4
ISIOKWU A) Omenala: Orubere na oru umuaka
NDINISIOKWU
i) Uru inye umuaka orubere ha.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
– Ikposjta uru dj n’inye umuaka orubere ha.
– Ideputa uru ndj a.
Djka: inwe obi ocha, igosi ihunanya, jdj uchu, jgba mbo, obi iruala, itozu etozu, dgz
IHE UMUAKA GA-EME
– Ide ihe odide
– Iju ajuju
– Iza ajuju.
ISIOKWU: B) Agumagu: Ejije Nkenke
NDINISIOKWU
- Ijije omume Njinja
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Idunye umuaka iji ejijji onye Njinja ma gosiputa ka Njinja si aru oru.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
IZU 5
ISIOKWU A) Asusu: Onuogugu.
NDINISIOKWU
- Onuogugu 401¬500
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa na jguputa onuogugu bido na 401¬500.
IHE UMUAKA GA-EME
- ide onuogugu
- Igu onuogugu
- Iju ajuju
- Iza ajuju
ISIOKWU B) Agumagu: Ejije nkenke.
NDINISIOKWU
- Ijijie omume Onyenkuzi
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Idunye umuaka iji ejiji Onye nkuzi ma gosiputa ka Onye nkuzi si aru oru.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ijije onyenkuzi.
- Iza ajuju.
IZU 6
ISIOKWU A) Asusu: Mkpar.itauka: Ibi n’udo.
NDINISIOKWU
- Ibi N’udo
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa ihe bu udo na ibi n’udo “Ibinudo”djka ebe ogba aghara n’adjghj, jno na- enweghi esemookwu, dgz.
- Inye omumaatu dj iche iche.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iza ajuju
- Iju ajuju.
ISIOKWU: B) Omenala: |zu na mu ogwu aghara aghara :
NDINISIOKWU
- Nkowa ihe bu ogwu.
- Ogwu dj iche iche
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikwo ihe bu “Ogwu” djka
- ihe o bula onye orja na- eri/anu iji mee ka ahu dj ya mma ozo.
- Ikowaputa udj ogwu dj iche iche djka – Ogwu bekee, ogwu Igbo, , mkpuru ogwu, ogwu mmiri, ogwu olulo, ogwu ogbjgba, na ogwu otite.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iza ajuju
- Iju ajuju.
IZU 7
ISIOKWU: A) Agumagu: Ejije nkenke.
NDINISIOKWU
- Ijije omume Onye Soja.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowaputa oru Onye Soja.
- Iduzi umuaka ike ekike onye Soja, ma gosiputa oru onye Soja.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ike ekike Onye Soja
- Ijije Onye Soja.
ISIOKWU B) Omenala: !zu /jnu ogwu agharaaghara
NDINISIOKWU
- Ndeputa Ogwu
- lnu Ogwu
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowara ha na o bu oru Dokjta na Ndj na-aku ogwu (Pharmacists) ideputara onye orja ogwu.
- ikposjta na ideputa udj ogwu dj iche ichee nwere.
- Ikowaputa usoro dj mma e si anu ogwu.
- imaatu: |nu ogwu djka onye dokjta siri dee ya
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju -Iza ajuju
IZU 8
ISIOKWUA) Asusu: Mkpar.itauka: Ibi n’udo.
NDINISIOKWU
- Uzo ndj e si ebi n’udo
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowaputa ebe na ideputa uzo dj iche iche e si ebi n’udo.
- Mkpar.itauka -Irukorjta oru otu
- Igwukorjta egwu djka egwuregwu boolu
- |mu asusu mba
- Inyerita ihe onyinye.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
ISIOKWU B) Omenala: !zu/!nu Ogwu agharaaghara
NDINISIOKWU
- Nsogbu dj n’jzu ogwu aghara- aghara
- Nsogbu dj n’jnu ogwu aghara- aghara
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowaputa nsogbu ufodu dj n’jnu ogwu aghara aghara djka: isi mgbaka, onwu ike, omume ojoo, obi ojoo, dgz.
- Orja ufodu dj ka anya jkpo mmadu.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 9
ISIOKWU A) Asusu: Mkpar.itauka: Ibi n’udo.
NDINISIOKWU
- Uru dj n’ibi n’udo
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Igusjputa uru dj n’ibi n’udo dj ka:
- Inwe ntukwasj obi na mmadu
- Inwe obi ocha
- Oganihu
- Id j n’otu
- Egwu anaghj adj.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
ISIOKWU B) Agumagu: Ejije Nkenke
NDINISIOKWU
- Ijije omume Onye Oruugbo
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Idunye na iduzi umuakwukwo ike ekike na jru oru ufodu onye oru ugbo na-aru dj ka jko oru, jkunye mkpuru n’ala, dgz.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ike ekike Onye Oruugbo
- Ijije onye oruugbo
IZU 10
ISIOKWU A) Omenala: Mgbanwe na- abata n’omenala.
NDINISIOKWU
- Ihe bu omenala.
- Mgbanwe ufodu na-abata n’omenal obodo d.ika: nri, ejiji, uri/egwu, dgz.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa ihe bu “Omenala” dj ka usoro ejiji, nkwenye, ekpemekpe, dgz. nke obodo o bula.
- Irugosiputa ndjiche dj n’omenala oge gboo na nke oge ugbu a. Omumaatu:
- Izu ahja nwa alaala
- Iru mgbede alaala
- Igbu ejima alaala
- Igbu ichi alaala
- Iko akuko ifo alaala.
- Ugbu a umu nwaanyj na-eyizi uwe ukwu ogologo. Ufodu umunwoke na-eyi ola ntj, na-akpakwa isi ha djka umu nwaanyj, wdg.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
ISIOKWU B) Agumagu: Ejije Nkenke.
NDINISIOKWU
- Ijije omume Onye na-azu ahja/Ozuahja
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iduzi umuakwukwo imeputa ejije na-egosi
- Ozuahja.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ije ejije na-egosi Ozuahja
IZU 11
ISIOKWU A) Asusu: Mkparjtauka:
NDINISIOKWU
- Mkparjtauka:Ihe na-ebute ebighj n’udo n’etiti umu akwukwo.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikewa umuakwukwo n’otu n’otu, mee ka ha kparjtauka n’isi okwu a.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ime mkparjtauka
- Iju na jza ajuju.
ISIOKWU: B) Agumagu: Ejije Nkenke
NDINISIOKWU
- Ijije omume Onye Eze
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa onye bu Onye Eze, Ebe a na-ahu OnyeEze, njirimara Onye Eze na oru ya.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ijije Onye Eze
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 12
ISIOKWU A) Omenala: Mgbanwe na- abata n’omenala.
NDINISIOKWU
- Uru jkwalite omenala bara.
- Uzo jkwalite omenala ufodu d.i mma bu nd.i na- ala azu djka:
- akuko ifo
- Igba mgba
- egwu onwa
- Itu okwe, dgz.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iguputa na ideputa uru dj n’jkwalite omenala dj ka
- Agamnihu obodo
- Mmepe obodo -Ntolite Asusu
- Ibi n’udo.
- Ikowaputa uru omenala nd.i a bara.
- Iwebata omenala nd.i a na nkuzi.
- Ichjkoba asompi ga-akwalite omenala ndja.
- Inye umuakwukwo ohere ikwu uche ha gbasara uzo a ga-esi akwalite omenala ndj a.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
ISIOKWU B) Agumagu: Ejije Nkenke
NDINISIOKWU
- Ijije omume Onye Okaikpe
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Idunye umuaka iji ejijji
- Onye Okaikpe ma gosiputa ka Okaikpe si aru oru.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ijije Onye Okaikpe.
IZU 13
Mmugharj na Ule
IZU 14
Ule na Mmechi
Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 6 Federal. Asusu: Edemede Nduzi –Schemeofwork.com
IGBO LANGUAGE PRAjMARj NKE ISII TAAM NKE ABUO
IZU 1
ISIOKWU A) ASUSU: Nkejiasusu
NDINISIOKWU
- Njiko
- Nkowa njiko.
- Okwu nd.i e ji eziputa njiko.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa ihe bu “Njiko” djka okwu na-adj n’etiti okwu ma o bu n’etiti ahjrjokwu abuo iji jikota ha onu djka: “na” – Ji naede; Nne na nna, Oku na mmiri.
- Iguputa na ideputa okwu na-eziputa njiko djka – na, mana, n’ihina, makana.
- Iji njiko ndj a mebe ahjrj- Mfe
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
- Imebe ahjrjmfe
ISIOKWU B) Agumagu: Abu
NDINISIOKWU
- Igu Abu Nkenke
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Nkowaihe abu
- Ihoroma guo otu Abu dj nkenke
- Itule ihe Abu guru. Djka: Aha onye dere abu, Ebe o si, Isiokwuabu, ihe abu na- ekwu maka ya, ihe abu na- akuzi, wdz
IHE UMUAKA GA-EME
- Igu abu
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 2
ISIOKWU A) Asusu: Nkejiasusu
NDINISIOKWU
- Njiko -Omumaatu njiko dj iche iche n’ime ahjrjokwu.
- Uru njiko bara
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa ahjrjokwu ufodu iji gosiputa ebe e nwere “Njiko” – dj ka:
- Ji na ede bu ihe oriri.
- O bjaghj mana nwanne ya bjara.
- Okeke juru nri ahu makana o toghj uto.
- Ikowa uru njiko bara n’ahjrjokwu
IHE UMUAKA GA-EME
- Irugosiputa njiko n’ime ahjrjokwu
- Iju ajuju
- Iza ajuju
- Imebe ahjrjmfe nwere njiko.
ISIOKWU B) Omenala: Usoro Nzisa/ Nzikorjta Ozi
NDINISIOKWU
- Ngwa Nzikorjta Ozi
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa ihe bu Nzisa Ozi – “Uzo mmadu abuo moobu karja si emekorjta”.
- Ikpoputagasj ufodu ngwa nzikorjta ozi.
- Ikewa ha uzo abuo: Nke Mgbe Ochie na nke Ndj Ugbu a. Omumaatu nke mgbe ochie: oku, omu nkwu, Egbe, Ekwe,dgz. Nke Ndj Ugbu a: Tiivi, Redio, telefoonu, Ekwentj, leta, dgz.
IHE UMUAKA GA-EME
- Iju ajuju
- Iza ajuju
- Ide ihe odide
IZU 3
ISIOKWU A) Asusu: Nkejiasusu.
NDINISIOKWU
- Ichoputa Njiko n’ime ahjrjokwu.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa ihe bu Njiko
- Imebe ahjrjokwu
- Ideputara ahjrjokwu nwere njiko
- Irugosiputa okwu ndj bu njiko n’ime ahjrjokwu e mebere.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
ISIOKWU B) Agumagu: Abu Nkenke
NDINISIOKWU
- Udj Abu dj iche iche .
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iguputa udj Abu dj iche iche.
- Ideputa udj Abu dj iche ichen’ugboojii. Omumaatu:
- Abu Agha- Nzogbu Nzogbu, enyi mba!
- AbuNwa- Onye tiri nwa na-ebe akwa…
- Ikowa ihe abu na-ekwu maka ya.
- Ikowa okwu ohuru batara n’abu
IHE UMUAKA GA-EME
- Igu abu
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
IZU 4
ISIOKWU A) Omenala: Usoro Nzikorjta Ozi
NDINISIOKWU
- Nzikorjta Ozi nke Odjnala.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowaputa Nzikorjta Ozi nke Odjnala djka uzo ndj mgbeochie si ezikorjta ozi dj iche iche site
- N’jkachi nzu n’ezi
- Ike omu nkwu n’ukwu osisi na-amj mkpuru.
- bIsunye oku n’ogologo uzo
- Iku ekwe, ogene na ikoro, dgz.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
ISIOKWU B) Agumagu: Abu.
NDINISIOKWU
- Ide nkenke abu ndj a hoputara.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iguputa nkenke Abu sitere n’akwukwo ogugu a hoputara.
- Igugharj Abu ahu ihe dj ka ugboro ato.
- Ichoputa atumatuokwu d.i n’Abu d.i ka – Myiri, Mburu, Mmemmadu, dgz.
- Inye nkowa atumatuokwu nd.i batara n’abu a guputara
IHE UMUAKA GA-EME
– Igu abu
– Iju ajuju
– Iza ajuju
IZU 5
ISIOKWU A) Asusu: Aghotaazaa
NDINISIOKWU
- Nkowa Aghotaazaa
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowaputa ihe bu aghota- azaa
- Inye omumaatu sitere n’ime akwukwo ogugu a hoputara.
- Iguputa aghotaazaa
- Igbado ukwu n’aghotaazaa a guputara wee juo mazaa ajuju sitere n’aghotaazaa.
IHE UMUAKA GA-EME
- Igu aghotaazaa
- Iza ajuju
- Iza ajuju
ISIOKWU B) Agumagu : Abu
NDINISIOKWU
- Igu abu nd. a hoputara.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ihoro otu maobu Abud.i nkenke n’akwukwo Abu a hoputara.
- Iguputa Abu nd.i ahu n’otu n’otu(in group)
- Iju ajuju site n’Abu a guru d. ka : isiokwu abu, ihe mmuta d. n’abu, aha onye dere abu,dgz.
IHE UMUAKA GA-EME
- Igu abu a hoputara
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 6
ISIOKWU A) Asusu: Aghotaazaa
NDINISIOKWU
- Igu na iza ajuju sitere n’aghota- azaa.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iguputa aghotaazaa
- Ichoputa okwu tara akpu,
- Itap.a okwu nd. ahu.
- Iju ajuju sitere n’ihe a guru d. ka – Kedu isiokwu d. n’ihe a guru?
IHE UMUAKA GA-EME
- Igu aghotaazaa
- Iju ajuju
- Iza ajuju
- Ide ihe odide
ISIOKWU B) Omenala: Usoro Nzikorjta Ozi.
NDINISIOKWU
- Nzikor.ta Ozi nke ugbu a.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iguputa akara ngwa e ji ezikor.ta ozi n ‘oge ugbu a d.ka: igwe na-ekwu okwu, akwukwo mgbasa ozi (newspaper), igwe onyoonyoo, “bill boards”, ekwent.,dgz.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
IZU 7
ISIOKWU A) Agumagu: Abu
NDINISIOKWU
- Ibu Abu n’isi
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ihoputa otu abu n’akwukwo Abu a hoputara maka omumu.
- Iguputa Abu ahu ugboro ugboro
- Idunye umuakwukwo jgu abu ahu n’otu n’otu.
- Iduzi ha jgu ya n’ogbara n’ogbara n’eleghi anya n’akwukwo.
IHE UMUAKA GA-EME
- Iza ajuju.
- Igu abu
- Iju ajuju -Iza ajuju
ISIOKWU B) Omenala: Usoro Nzikorjta Ozi.
NDINISIOKWU
- Uru nzikorjta ozi bara.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- jguputa uru dj na Nzikorjta Ozi dj ka:
- jkwalite ezigbo mmekorjta n’etiti mmadu na ibe ya,
- jkwalite ezi mmekorjta n’etiti obodo na obodo
- Ibelata esemookwu.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- jju ajuju -jza ajuju
IZU 8
ISIOKWU A) Asusu: Aghotaazaa
NDINISIOKWU
- jchoputa ma kowaa:
- mkpuruokwu ohuru
- ilu na omenala batara n’aghota- azaa.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- jgu aghotaaazaa
- Ichoputa okwu ohuru dj na ya ma kowaa ha
- jchoputa ilu dj na ya ma turie ya
- jchoputa omenala batara naihe a guru.
IHE UMUAKA GA-EME
- jgu aghotaazaa
- jju ajuju
- jza ajuju
ISIOKWU B) Omenala: Mmemme Odjnala: Ojj.
NDINISIOKWU
- Ojj
- Ibe ojj gbara
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- jkowa ihe bu ojj.
- Ojj djka mkpuru osisi ojj mjtara
- Ojj djka ihe e ji anabata onye obja iji gosi obi oma.
- Igosiputa umu akwukwo mkpuru ojj, waa ya n’ihu ha ma gosi ha ibe ojj ole dj n’otu mkpuruojj.
- jkowaputa na ojj gbara ano na-egosi ubochj ano dj n’izu ndj Igbo.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- jju ajuju
- jza ajuju.
IZU 9
ISIOKWU A) Asusu: Aghotaazaa
NDINISIOKWU
- Ihe mmuta dj n’aghotaazaa
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- jgu aghotaazaa sitere n’akwukwo aghotaazaa a hoputara.
- Iduzi umuakwukwo jchoputa ihe mmuta sitere n’aghotaazaa a guru.
IHE UMUAKA GA-EME
- jde ihe odide
- jju ajuju
- jsa ajuju.
ISIOKWU B) Agumagu: Abu
NDINISIOKWU
- Igu abu e bu n’isi
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Idunye umuakwukwo guputa n’otu n’otu abu ha burula n’isi.
- Idunye ha jguputa n’igwe
IHE UMUAKA GA-EME
- jgu abu
- jju ajuju
- jza ajuju
IZU 10
ISIOKWU A) Omenala: Mmemme Odjnala Ojj
NDINISIOKWU
- Ihe nd.i na- anochi anya ojj.
- Uru oj.i bara
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iguputa ihe nd.i ozo d.i iche iche e ji eche ojj djka: anara, akj ilu, mmanya dj iche iche, achjcha, ahuekere.
- Iguputa uru ojj bara dj ka:
- Iji gosi ihu oma
- iji gosi obi ocha
- 0 na- eweta obi ruru ala
- Iji gosi ebe udo dj.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
ISIOKWU B) Agumagu: Abu
NDINISIOKWU
- Igu abu e bu n’isi na idetu ya.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Idunye umuakwukwo jguputa n’ogbara n’ogbara abu ha gurula ma buru n’isi.
- Idunye ha idetu Abu ahu n’ugboojii.
IHE UMUAKA GA-EME
- Igu abu
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 11
ISIOKWU: Mmugharj na ule
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iduzi umuakwukwo jmugharj ndjnisiokwu ha murula na taam.
IHE UMUAKA GA-EME
- Iju ajuju
Nigeria Language Syllabus, Igbo Language scheme of work primary 6 Federal. Asusu: Edemede Nduzi –Schemeofwork.com
IGBO LANGUAGE PRAjMARj NKE ISII TAAM NKE ATO
IZU 1
ISIOKWU A) Asusu: Edemede Nduzi.
NDINISIOKWU
- Ihe bu Edemede.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowaputa ihe edemede. Edemede bu ihe o bula mmadu deturu n’akwukwo ka onye o bula nwere mmasj guo.
- Imetu aka n’usoro ide edemede dj ka ideputa isiokwu, jmuba ahu edemede, mmechi ya.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju -Iza ajuju
ISIOKWU B) Agumagu: Ilu d.i Mfe
NDINISIOKWU
- Nkowa ilu
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowaputa ihe bu ilu. Nkowa ilu djka: Uzo dj omimi ndj Igbo si egosiputa amamihe ha.
- Uzo dj nkenke ma dj omimi ndj Igbo si eziputa amamihe, nkuzi, ndumodu, dgz.
- Ideputa ilu dj iche iche
- Inye nkowa ha
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 2
ISIOKWU: A) Asusu: Edemede Nduzi
NDINISIOKWU
- Njirimara edemede d.ika:
- Isiokwu
- Nhazi na
- Usoro
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Irutu aka n’ihe bu edemede
- Iduzi umuakwukwo n’jmata usoro e si ede edemede djka:
- Isiokwu: ULO AKWUKWO M
- Nhazi okpurukpu ihe mebere edemede dj ka : Aha ulo akwukwo m, Afo o malitere, udj uloakwukwo o bu, wdg.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
ISIOKWU B) Omenala: jcho Mma
NDINISIOKWU
- Nkowa Icho mma.
- Ngwa ndj e ji acho mma.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa ihe bu jcho mma djka -Usoro ime ka anyj dj mma ile anya dgz.
- Iguputa ngwa ufodu e ji acho mma dj ka: ude, ola ntj, ncha, uri onu na uri anya, uwe, ughegbe anya, akpukpo ukwu,dgz
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
IZU 3
ISIOKWU A) Asusu: Edemede Nduzi
NDINISIOKWU
- Ide edemede n’otu isiokwu a hoputara
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Onye nkuzi inyere umuakwukwo aka n’jhoputa otu isiokwu.
- Ime ka umuakwukwo tuta aro ihe a ga-ede n’isiokwu a hoputara.
- Iduzi ha n’ide edemede n’isiokwu ha.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ihoputa isiokwu edemede
- Ituta aro ihe ha ga- ede n’edemede.
- Ide edemede
- Iju ajuju.
ISIOKWU B) Agumagu: Ilu di mfe
NDINISIOKWU
- Uru ilu bara
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikwuputa uru ilu na-abara ndj Igbo.
- Ideputa uru ndj a n’ugbo ojii ma nye nkowa ha.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 4
ISIOKWU A) Omenala kho Mma
NDINISIOKWU
- Uzo d.i iche iche e si acho mma ugbu a.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikowa ihe bu jcho mma. “Icho mma metutara ihe o bula mmadu mere iji maa mma karja etu chi ya siri kee ya”.
- Ikposjta ma deputa uzo dj iche iche mmadu si acho mma. Djka: Isa ahu, ike na jkpa isi, Ibo isi, ite uri anya na uri onu, ite ude n’ahu, dgz.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
ISIOKWU B) Agumagu: Ilu Di Mfe
NDINISIOKWU
- Ilu mfe d.i iche iche na nkowa ha
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa ngwa ndj e ji acho mma. Djka: Mvo isi, owu/eriri isi, ude, mgbaisi uto, iyeri ntj na nke olu, iyi uwe, dgz.
- Iji ngwa ndj a mebe ahjrjmfe
- Ideputa ilu mfe ndj a n’ugbo ojii.
- Ikowa ilu mfe ndj a.
IHE UMUAKA GA-EME
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 5
ISIOKWU A) Asusu: Edemede nduzi
NDINISIOKWU
- Nhazi aro a tuputara n’usoro.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Inyere umuakwukwo aka n’jhazi n’usoro n’usoro aro ndj ha tuputara.
- Igwa umuaka ka ha debanye edemede ha n’ime akwukwo ha.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ihazi isiokwu edemede ha
- Ide edemede
- Iju na jza ajuju.
ISIOKWU B) Agumagu : Ilu d.imfe
NDINISIOKWU
- Ihe mmuta n’ilu
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa ilu mfe dj iche iche
- Ikowa ilu ndj ahu
- Ikwu ihe mmuta djn’ilu e deputara.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- jju ajuju
- Iko ihe mmuta dj n’ilu
IZU 6
ISIOKWU A) Asusu: Edemede nduzi
NDINISIOKWU
- Igbaso usoro e weputara dee edemede nduzi.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Onyenkuzi ga-eduzi umuakwukwo n’ide edemede site n’jgbaso usoro o weputara.
- Ilebanye anya n’edemede umuakwukwo jmata ebe ha detara na ebe ha dejoro.
- Inye umuakwukwo ohere idezigharj edemede ha.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide edemede nduzi
- Iju ajuju.
ISIOKWU B) Omenala: kho mma
NDINISIOKWU
- Uzo ndj Igbo si acho mma.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikposjta ma deputa uzo dj iche iche ndj Igbo si acho mma. Omumaatu: ide nki na uri n’ahu, jkpa isi, iyi jigida, igbu ichi, jpj eze, iyi uwe, dgz.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iza ajuju
IZU 7
ISIOKWU A) Agumagu : Ilu d.i mfe
NDINISIOKWU
- Omenala ndj Igbo putara ihe n’ilu.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
– Ideputa ilu ufodu dj mfe
– Inye nkowa ilu ndj ahu
– Ikwu omenala ndj Igbo batara n’ilu e deputara.
IHE UMUAKA GA-EME
– Ide ihe odide
– Iju ajuju
– Iza ajuju
ISIOKWU B) Omenala: kho mma
NDINISIOKWU
- Ntule jcho mma ndj Igbo na nke bekee(ugbu a)
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa uzondj Igbo si acho mma n’oge gboo nakwa n’oge ugbu a.
- Itulerikota ha abuo.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 8
ISIOKWU: A) Asusu: Edemede Nduzi
NDINISIOKWU
- Ide edemede nduzi n’otu isiokwu a hoputara
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iduzi umuakwukwo n’ide edemede site n’jgbaso usoro o weputara.
- Ilebanye anya n’edemede umuaka jmata ebe ha detara na ebe ha dejoro.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide edemede
- Iju ajuju
- Iza ajuju
ISIOKWU B) Omenala: kho mma
NDINISIOKWU
- Uru jcho mma bara
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ikwuputa na ideputa uru dj n’jcho mma. Omumatu
- Iji nwee obi uto afo ojuju.
- Iji kwalite jdj ocha nke onwe.
- Iji noro n’ahu ike,dgz
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 9
ISIOKWU A) Agumagu: Ilu d.i mfe
NDINISIOKWU
- Itu ilu dj mfe
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa ilu mfe dj iche iche
- Ikowa ilu ndj ahu
- Ikwu ihe mmuta dj n’ilu e deputara.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
ISIOKWU: B) Omenala jcho mma
NDINISIOKWU
- Oghom d.i n’jcho mma
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iguputa ma deputa oghom dj n’jcho mma Imaatu: Imefu ego, anya ufu, dgz.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju
- Inye omumaatu nke ha
IZU 10
ISIOKWU: A) Agumagu: Ilu dj mfe
NDINISIOKWU
- Itu ilu metutara anumanu.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Ideputa ilu mfe metutara umuanumanu.
- Omumaatu:
- O bu nwa mkpj ma uzo oba.
- O djghj onye ma ochj nkjta.
- Inye nkowa ilu ndj ahu. Omumaatu:
- When one knows your secrets, he can use it to your disadvantage.
- You can never know the heart of a man through his face.
- Ikwu omenala ndj Igbo batara n’ilu e deputara.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide ihe odide
- Iju ajuju
- Iza ajuju.
ISIOKWU B) Omenala jcho mma
NDINISIOKWU
- Echiche (mmasj) gbasara jcho mma.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Inye umuakwukwo ohere ikwu uche ha na mmasj ha na-enwe n’ihe gbasara jcho mma.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ikwu uche ha
- Iju ajuju
- Iza ajuju
IZU 11
ISIOKWU A) Asusu: Edemede Nduzi.
NDINISIOKWU
- Odide edemede nduzi.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Iduzi umuakwukwo n’ide edemede site n’jgbaso usoro o weputara.
- Ilebanye anya n’edemede umuaka jmata ebe ha detara na ebe ha dejoro.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ide edemede
- Iju ajuju.
ISIOKWU B) Omenala: jcho mma
NDINISIOKWU
- Gosiputa/ Choo mma.
IHE ONYE NKUZI GA-EME
- Igwa umuakwukwo ka ha kpakogba ngwa dj iche iche e ji acho mma.
- Iweputara umuakwukwo ohere igosiputa maobu choo onwe ha mma.
IHE UMUAKA GA-EME
- Ikpakoba ngwa ufodu ndj e ji acho mma.
- Icho onwe ha mma.
IZU 12
Mmugharj na Ule
IZU 13