Nigerian Languages. Igbo Language Scheme of work for JSS2 Federal. Nkọwa nkejiasụsụ na –Schemeofwork.com
ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 2 TAM NKE MBỤ
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU EKWUMEKWU a) Nkọwa nrụbeisi na ndebeiwu b) Inye ọmụmaatụ nrubeisi na ndebeiwu dịka ịga ozi, ịkwụ ụtụisi, ịbịa akwụkwọ n’oge,dgz c) Uru na Ọghọm dị na nrubeisi na ndebeiwu AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ i) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara ii) Nkọwa aha odee, isiokwu na ndị n’isiokwu akụkọ iii) Nkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ NKỤZI IZU NA OGE DỊ N’AFỌ a) Nkụzi izu Igbo, Eke, Orie, Afọ na Nkwọ b) Nkụzi izuụka (Mọnde ruo Sọnde) c) Nkụzi Ọnwa dị n’afọ ( Months of the year) AGỤMAGỤ: IDUUAZI Ai) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị ii) Nkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ i) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara ii) Nkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ NSOROEDIDE A. Mkpọpụta mkpụrụokwu na odide ihe iji gosi na ha amụtala abịdịị B. Ịgụ ọnụọgụgụ site n’otu nde ruo na nde abụọ AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara na agarịrị ỌNỤỌGỤGỤ a) Ọnụọgụgụ bido n’otu nde ruo na nde ise b) Ntinye ọnụọgụgụ n’ahịrịokwu AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ 1. Ọgụgụ akwụkwọ Iduuazị a họpụtara 2. Nkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị bata n’ihe a gụrụ 3. Ntụle agwa ndị kara pụta ihe n’iduuazị 4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe mmụta sitere n’akụkọ AHỊRỊOKWU Ai) Nkọwa Ahịrịokwu ii) Ọmụmụ Ahịrịmfe na ụdị ya gasị iii) Ahịrịmfe ndịnugbua Bi) AHỊRỊOKWU na agarịrị ii) Ahịrịmfe ndịniihu iii) Ahịrịmfe ndịnaazụ MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM ULE NA MMECHI | IHE OMUME Na NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ikọwa ihe bụ nrubeisi na ndebeiwu 2. Ikwu uru na ọghọm dị n’erubeghi isi/edebeghị iwu 3. Mkparịtaụka n’isiokwu ndị a NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, eseres ndị na-agbanarị ịkwụ ụgwọ ụtụisi ha, ụgbọ ọjii, tepụ rekọda, ụmụaka n’onwe ha. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị 2. Ikwu aha odee, isiokwu na ndịnisiokwu akụkọ ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ 4. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ iduuazị a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkpọpụta, igosipụta izu ndị dị n’ọnwa 3. Ikwupụta ọnwa ole dị n’ime afọ 4. Ịza ajụjụ. NGWA NKỤZI: Kalenda Igbọ, tepụrekọda, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ 3. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ iduuazị a họpụtara HE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị 2. Inye nkọwa okwu ọhụrụ ndị batara na ya 3. Ịjụ na ịza ajụju NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ iduuazị a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkpọpụta mkpụrụokwu 3. Idepụta ọnuọgụgụ n’usoro 4. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Tepụrekọda, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ 3. ide ihe NGWA NKỤZI Akwụkwọ iduuazị a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Igụ ọnụọgụgu 2. Igosipụta ọnụọgụgụ 3. Idepụta ọnụọgụgụ 4. Itinyelita ha n’ahịrịokwu NGWA NKỤZI Ugbọ okwe, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, mkpụrụ osisi, ụgbọ ojii. IHE UMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara 2. Inye nkọwa okwu ọhụrụ 3. Iji okwu ọhụrụ mebe ahịrịmfe NGWA NKUZỊ Akwụkwọ iduuazị a họpụtara, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Inye nkọwa ihe ahịrịokwu bụ 2. Ime nkenụdị ahirimfe 3. Imebe ahịrị mfe ndịnihu 4. Imepụtaahịrịmfe ndịnazụ NGWA NKỤZI Tepụrekọda, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha, dgz. |
ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 10. 11. 10. 11. 12. 13. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara ii) Nkọwa aha odee, isiokwu na ndị n’isiokwu ejije ya iii) Nkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ OTU NZUZO N’ỤLỌAKWỤKWỌ Ai) Nkọwa ihe bụ otu nzuzo na ọmụmaatụ ha ii) Otu nzuzo ndị na-apụtakarị ihe n’ụlọakwụkwọ iii) Ọghọm ịba n’otu nzuzo n’ụlọ- akwụkwọ B) IJI MMADỤ ATỤ MGBERE AHỊA i) Nkọwa itụ ahịa mgbere na iji mmadụ atụ mgbere ahịa ii) Ụzọ dị iche iche e si e ji mmadụ atụ ahịa mgbere iii) Ọghọm dị n’iji mmadụ atụ mgbere ahịa iv) Ihe ndị nwere ike ibute ịgba mgbere ahịa mmadụ AGỤMAGỤ: EJIJE i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara ii) Nkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ A) NKEJIASỤSỤ i) Nkọwa nkejiasụsụ na ndepụta ụdị nkejiasụsụ dị iche iche ii) Mkpọaha iii) Ọmụmaatụ ha gasị n’ahịrịokwu B) NKEJIASỤSỤ i) Nkọwa Ngwaa na ọmụmaatụ ya ii) Nkọwa Nkọwaaha na ọmumaatụ ya. AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara ii) Nkọwa usoro okwu na okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ NKEJIASỤSỤ i) Nkọwa njikọ na ọmụmaatụ ya ii) Nkọwa mbuụzọ na ọmụmaatụ ya. NKEJIASỤSỤ i) Nkwuwa na ọmụmaatụ ya ii) Mgbakwụnye na ọmụmaatụ ya ỌNỤỌGỤGỤ (2,000,000 -3,000,000) a) Ịgụ ọnụọgụgụ site nde abụọ ruo na nde atọ AGỤMAGỤ: Ejije ederede 1. Ọgụgụ ejije a họpụtara 2. Nchịkọta akwụkwọ ejije 3. Ntụle agwa, omenala na asụsụ nka ndị kara pụta ihe n’ejije 4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe mmụta sitere n’ejije MKPARỊTAỤKA: ỊKWADO NA INYE ỤMUNWAANYỊ IKIKE ỊBỤ IHE Ọ BỤLA HA CHỌRỌ ỊBỤ ỊKPACHAPỤRỤ AHỤIKE ANYA: i) Nkọwa ahụike ii) Ihe a ga-eme iji nwee ahụike iii) Etu e si amata ọgwụ ndị meruru emeru iv) Ọghọm dị n’ịṅụ ọgwụ aghara aghara. MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM ULE MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara 2. Ikwu aha odee, isiokwu na ndịnisiokwu akụkọ ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ 4. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkọwa otu nzuzo na ọmụmaatụ ha 2. Ịkpọsịta otu nzuzo ndi na-apụta Ihe n’ụlọakwụkwọ gasị 3. Ikwu ọghọm na-adị n’ịbanye n’otu nzuzo NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka n’onwe ha. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkọwa ịtụ mgbere ahịa mmadụ 2. Ịkọwapụta etu e si eji mmadụ atụ Mgbere ahịa 3. Ikwu ọghọm dị n’ịtụ mgbere ahịa mmadụ 4. Ikwu ụzọ mgbochi ya NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka n’onwe ha. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ 3. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ihe bụ nkejiasụsụ 2. Ịkpọsịta ụdị nkejiasụsụ ndị e nwegasịrị 3. Ịkọwa mkpọaha na inye ọmụmatụ ya 4. Ịrugosi mkpọaha n’ahịrịokwu NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ngwaa na nkọwaaha 2. Inye ọmụmaatụ ha 3. Ịrugosi ha n’ahịrịokwu NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ 3. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa njikọ na mbuụzọ 2. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu 3. Inye ọmụmaatụ hagasị n’ime ahịrịokwu NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, ụmụaka n’onwe ha, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa nkwuwa na mgbakwụnye 2. Inye omụmaatụ ha gasị 3. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu NGWA NKỤZI Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịgụ ọnụọgụgụ 2. Ịrụgosị ha 3. Ịdetu ihe 4. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Ugbọ okwe, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, mkpụrụ osisi, ụgbọ ojii. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ ejije a họpụtara 2. Ịkọwa okwu ọhụrụ 3. Ịkọwa ihe ha ma gbasara agwa ndị batara n’ejije ha gụrụ. Ikwupụta asụsụ nka odee NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkparịtaụka gbasara isiokwu a 3. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI tepụrekọda, akwukwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkowa ahụike 2. Ikwu ihe ha ga-eme iji nọgide n’ahụike 3. Ịkọwa etu e si amata ọgwụ merụrụ emerụ 4. Ịkwu ọghọm dị n’ịnụ ọgwụ aghara aghara NGWA NKỤZI Tepụ rekọda, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha |
ASỤSỤ IGBO (L1)
JSS 2 TAM NKE ATỌ
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12 13. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU IKPOCHAPỤ ỤBỊAM NA AGỤỤ N’ALA ANYỊ Ai) Nkọwa isiokwu ii) Ihe dị iche iche na-ebute ụbịam na agụụ iii) Ụzọ dị iche iche e si ekpochapụ maọbụ egbochi ụbịam na agụụ. B) ỤBỊAM NA AGỤỤ na-agarịrị Mparịtaụka: Ka ụbịam na agụụ si emetụta ezinụlọ na obodo AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE i. Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtara ii. Ngụpụta abụ iii.Ntụle isiokwu na ihe abụ na-akọ maka ya iv. Nkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ a gụrụ A) AKỤNỤBA Mkparịtaụka: Ụzọ dị iche iche obodo si enweta akụnụba dịka ọrụugbo, ịtụ mgbere ahịa, ịrụ ụlọ mpepụta ahịa dị iche iche (industries) B) AGHỌTAAZAA i) Nkọwa aghọtaazaa ii) Usoro ajụjụ /azịza aghọtaazaa EDEMEDE Ai) Nkọwa edemede ii) Ụdị edemede dị iche iche (dịka Kọmpozishọn leta) B) ODIDE EDEMEDE i) Nkọwa Edemede ogologo na ụdị ya gasị. ii) Nkọwa edemede leta na ụdị ya abụọ ỌNỤỌGỤGỤ (4,000,000- 5,000,000) i) Ịgụ ọnụọgụgụ site na nde anọ ruo na nde ise AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE i. Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtara ii. Ngụpụta abụ iii.Ntụle isiokwu na ihe abụ na-akọ maka ya iv. Nkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ a gụrụ AHỤIKE NDỊ NTORỌBỊA i) Nkọwa isiokwu ii) Mgbanwe na-adị n’ahụ ndị ntorọbịa na agbọghọbịa iii) Ọrịa ụfọdụ na-emetụta ndị ntorọbịa iv) Ụzọ mgbochi ọrịa ndị a AHỤIKE na-agarịrị i) Mkparịtaụka: Ụzọ e si amata ezigbo nri na nri mebiri emebi ii) Ịgụ aghọtaazaa metụtara isiokwu a iii) Ịza ajụjụ so aghọtaazaa AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE i. Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtara ii. Ngụpụta abụ iii.Ntụle isiokwu na ihe abụ na-akọ maka ya iv. Nkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ a gụrụ AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE 1. Ọgụgụ abụ a họpụtara 2. Nchịkọta abụ na ihe abụ na-akụzi 3. Nkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ ULE MMECHI MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ikwu ibe bụ ụbịam na agụụ 2. Ikwu ihe ndị ha chere na-ebute ubịa na agụụ 3. Ịkparịtaụka ụka 4. Ịgụ ihe ọgụgụ NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka n’onwe ha. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkparịtaụka 2. Ikwu uche ha gbasara isiokwu 3. Ide ihe odide NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, ụmụaka n’onwe ha, eserese na-egosi ndị agụụ jị IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ abụọ a họpụtara 2. Ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikparịta ụka 2. Ịgụ na ide ihe 3. Ịjụ na ịza ajụjụ. NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige nti, 2. Ịgụ aghọtaazaa 4. Ịza ajụjụ sitere n’aghọtaazaa NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, ụmụaka n’onwe ha, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkwupụta usoro edemede ogologo 3.Ikwupụta ụdị leta abụọ NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịrụgosị ihe 3. Ịde ihe 4. Ịgụ ọnụọgụgụ 5. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Ugbọ okwe, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, mkpụrụ osisi, ụgbọ ojii. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ abụọ a họpụtara 2. Ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwuputa njirimara mgbanwe n’ahụ ndị ntorọbịa 2. Ikwupụta ọrịa na-emetụta ndị ntorọbịa 3. Ịkọwapụta ụzọ mgbochi ọrịa NGWA NKỤZI Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tepụ rekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkparịtaụka 2. Ịgụ aghọtaazaa 3. Ịza ajụjụ na-esote aghọtaazaa NGWA NKỤZI Ụmụakwụkwọ n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ maọbụ ederede metutara isiokwu IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ abụọ a họpụtara 2. Ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ na iji ha mebe ahịrịokwu NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ abụọ a họpụtara 2. Ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara |
Nigerian Languages. Igbo Language Scheme of work JSS2
ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 2 TAM NKE MBỤ
IZUỤKA 1. 2. 3a. 3b. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. 13 | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU IHE NDỊ A NA-AHỤ NA GBURU-GBURU ANYỊ 1) Nkọwa ihe bụ gburugburu 2) Nrụgosi ihe ndị dị na gburu- gburu ụlọakwụkwọ, dịka ọkọlọtọ Naịjirịa, ọgbọegwuregwu, ụgbọ ojii, dgz. 3) Ihe ndị a na- ahụ na gburu- gburu ebe obibi dịka ite, oche, tiivii, redio, dgz. AKỤKỌ NKENKE i) Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ ndị a họpụtara ii) Ntule aha odee, isiokwu/ ihe akụkọ na-akọ, asụsu nka na ihe mmụta dị n’akụkọ. iii) Itụle agwa ndị pụtara n’akụkọ a gụpụtara. NKỌWA ONWE a) Ịkọwa onye ebe ị bụ b) Ebe/obodo ha si c) Afọ ole ha dị d) Aha nne na nna ha, dgz. d) Ọrụaka nne na nna ha ỌNỤ ỌGỤGỤ (101-130) Ịgụ ọnụ ọgụgụ AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ gbasara ime ngana na ọghọm ya i) Ịgụpụta akụkọ nkenke ii) Nkọwa aha odee, isiokwu na ihe mmụta sitere n’akụkọ na asụsụ nka odee iii) Ịtụle agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ a gụrụ. iv) Ịkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ MPỤ ULE A.i ) Nkọwa ihe ime mpụ ule pụtara ii) Ụzọ dị iche iche e si eme mpụ ule iii) Ọghọm na-esote ime mpụ ule Bi) Aghọtaazaa metụtara ime mpụ ule ii) Nkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na ịza ajụjụ ndị na-eso aghọtaazaa. AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE a) Ịgụ akụkọ nkenke abụọ na-akọwa maka nnụpụisi na ọghọm ya b) Ịkọwapụta ihe mmụta dị n’akụkọ nkenke c) Ịtụle agwa ndị batara n’akụkọ d) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị batara n’akụkọ a gụpụtara. EKWUMEKWU a) Ịkọwa etu obi dị mmadụ dịka: obi ụtọ, iwe, ọnụma, obi ọjọọ, dgz. b) Iji ahịrịmfe dị iche iche gosipụta etu obi dị mmadụ b) Ịrịọ mmadụ ihe dịka i) Ịrịọ enyemaka (dk.Biko, nnyere m aka… ii) Ekpere arịrọ (dk. Ka anyị rịọ Chineke) NCHEKWA GBURUGBURU a) Nkọwa nchekwa gburugburu b) Ụzọ dị iche iche e si echekwa gburu gburu c) Idebe gburugburu ọcha d) Ngwa ndị e ji edobe gburugburu ọcha e) Uru na ọghọm dị n’idobe maọbụ edobeghị gburugburu ọcha. AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE a) Ịgụ akụkọ abuọ na-akọ maka idinotu, uru na ọghọm ya i) Ntụle akụkọ nkenke i) Isiokwu/Ihe akụkọ na-akọ maka ya na nkenke. iv) Ihe mmụta dị n’akụkọ v) Nchịkọta isiokwu akụkọ niile ha gụrụ, aha odee na ihe mmụta sitere n’akụkọ yagasị ỌNỤỌGỤGỤ i) Akara ndị e ji agụ ọnụ n’Igbo (Arithematical Signs) dịka: Nwepụ (-), Mgbakọ (+), Mmụba (X) na Okike (÷ ) ii) Mgbakọ na mwepụ dị mfe (1-10) MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI ULE MMECHI | IHE OMUME NaANGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ikwupụta ihe ndị dị na gburugburu na ụlo obibi 3. Ijijepụta ọnọdụ ndị a NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese ihe ndị e nwereike ịhụ n’ụlọakwụkwọ na ụlọ obibi, ụmụaka n’onwe ha, tepụ rekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụpụta akụkọ nkenke 2. Ịkwu aha odee, isiokwu na ihe akụkọ na-akọ 3. Ịkparịtaụka banyere agwa ndị batara n’akụkọ, etu ha siri masị/amasịghị ha 4. Ndepụta asụsụ nka odee NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ a họpụtara. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkọwa onwe ha 2. Ikwu aha nne na nna ha 3. Ịkposịta ọrụ aka ha gasị NGWA NKỤZI Ụmụaka n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ ọnụọgụgụ 2. Idepụta ọnụọgụgụ 3. Ịrụgọsị ọnụọgụgụ NGWA NKỤZI: Chaatị, kaadị mgbubam, osisi, okwuchi karama, ụgbọ ojii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụpụta akukọ nkenke abụọ 2. Ịkọwa aha onyere dere akuko, isiokwu na ihe ha mụtara n’akụkọ 3. Itụle agwa ndị batara n’akụkọ, ndị masịrị ha na ndị amasịghị ha NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ akụkọ a họọrọ IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ikwupụta ihe ha maara gbasara Ime mpụ ule 3. Ịkwu ọghọm na-adị n’ime mpụ ule 4. Igụ aghọtaazaa metụtara mpụ ule NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, tepụ-rekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ akụkụ nkenke 2. Ikwu ihe ha mụtara n’akụkọ ha gụrụ 3. Ịkọwapụta uche ha gbasara agwa ndị ha gụrụ banyere ha n’akụkọ 4. Iji mkpụrụokwu ọhụrụ mebe ahịrịmfe NGWA NKỤZI Akwụkwọ akụkọ a họọrọ, ụmụaka n’onwe ha, kaadị mgbubam. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwu ka obi dị ha 2. Iji ahịrimfe kọwaa ka obi na ahụ dị ha 3. Ịrịọrịta onwe ha ihe 4. Ide ihe odide NGWA NKỤZI Akwukwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkwu ụzọ ndị ha nwere ike isi chekwaa gburugburu ha 3. Ịkpọsịta ihe ndị e ji echekwe/edebe gburugburu ọcha 4. Idepụta uru na ọghọm na-adị n’idobe/edobeghi gburugburu ọcha NGWA NKỤZI Ngwa mmetụaka dị iche iche ndị e ji echekwa ma ndị e ji edobe gburugburu ọcha dịka: Ọgụ, nkọcha, reeki, nkata, abọ, azịza, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ akụkọ nkenke a họpụtara 2. Ịtụle akụkọ 3. Ikwu n’isi, aha odee akụko, na ebe a mụrụ ya 5. Ikwu ihe ha mụtara n’akụkọ ya. NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ akụko a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkpọsịta aka ndị e ji agụ ọnụọgụgụ n’Ịgbo 2. Ịrụgosi ha n’ederede 3. Iji akara ndị zipụta ọnụọgụgụ n’Igbo |
Nigerian Languages. Igbo Language Scheme of work for JSS2 Federal. Nkọwa nkejiasụsụ na –Schemeofwork.com
ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ
IZUỤKA 1. 2. 3. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. 13. 14. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU NRỤGOSI a) Aha umu anụmanụ i) Anụ ụlọ ii) Anụ ọhịa iii) Anụ ndị na-ebi na mmiri iv) Aha ụmu nnụnu ụfọdụ v) Iji aha anụ ndị a mebe ahịrịmfe A) ỊZỤ NA IRE AHỊA i) Mkpụrụokwu ndị metụtara ngwa ahịa dịka: ji, akwa, akpa, akpụkpọụkwụ, osikapa, dgz. ii) Mkpụrụokwu metụtara ịzụ na ire ahịa dịka: ego, ụfọ ego, shọọpụ, ọnye ahịa, oreahịa, ịgba ịpara ahịa,dgz. iii) Ndokọ okwu dịka: Ole, Ego ole? I nwere? B) ỊZỤ NA IRE AHỊA na-agarịrị EKELE DABARA ADABA N’ORIRE NA ỌZỤZỤ AHỊA i) Kedụ maka ahịa? ii) Ahịa ọ na-agakwa? dgz. AGỤMAGỤ: ABỤ ỌDINALA 1. Ịgụpụta abụ na uri Igbo dị iche iche dịka. i) Abụ e ji eku nwa (Onye mụrụ nwa na-ebe akwa?) ii) Abụ agha (Nzogbu nzogbu) iii) Abụ e ji akụzi akụkụ ahụ mmadụ (dịka kpa n’isi kpam, kpam na ntị kpam) iv) Abụ ọrụ 2. Nkọwa okwu na nkebiokwu ndị dị n’abụ a ndị a gụpụtara AGHỌTAAZAA: IJI MMADỤ ATỤ MGBERE AHỊA i) Ngụpụta aghọtaazaa ii) Nkọwa ihe bụ ịtụ mgbere ahịa (exportation of goods) iii) Nkọwa ihe bụ ịtụ mgbere ahịa mmadụ iv) Ọghọm dị n’iji mmadụ atụ ahịa mgbere EKWUMEKWU: AHỤIKE i) Ịkpachapụrụ ahụ ike anyị anya ii) Ihe ụfọdụ anyị ga na-eme iji nwee ahụike dk: idebe gburuburu ebe obibi anyị ọcha, ịsa ahụ oge dum, ịta atụ, anụghị ọgwụ/nri ndị merụrụ emerụ, dgz. iii) Etu e si amata nri/ọgwụ ndị meruru emeru. AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE 1) Ịgụ abụ abụọ sitere n’akwụkwọ abụ a họpụtara 2) Ntụle odee abụ, asụsụ nka na isiokwu/ ihe abụ ya na-akọ maka ya 3) Ịchọpụta ihe mmụta dị n’ab a gụrụ MPỤ ULE 1.a) Nkọwa ihe ime mpụ ule pụtara b) Ụzọ dị iche iche e si eme mpụ ule c) Ọghọm na-esote ime mpụ ule 2. AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE a) Ịgụ abụ ederede abụọ a họpụtara b) Nchịkọta abụ ndị a gụrụ na ihe mmụta ha gasị d) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị batara n’abụ a gụpụtara. EKWUMEKWU a) Ịkọwa etu obi dị mmadụ dịka: obi ụtọ, iwe, ọnụma, obi ọjọọ, dgz. b) Iji ahịrịmfe dị iche iche gosipụta etu obi dị mmadụ b) Ịrịọ mmadụ ihe dịka i) Irịọ enyemaka (dk.biko, nnyere m aka… ii) Ekpere arịrọ (dk. Ka anyị rịọ Chineke) NCHEKWA GBURUGBURU a) Nkọwa nchekwa gburugburu b) Ụzọ dị iche iche e si echekwa gburu gburu c) Idebe gburugburu ọcha d) Ngwa ndị e ji edobe gburugburu ọcha e) Uru na ọghọm dị n’idob/edobeghị gburugburu ọcha MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI ULE MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkpọsịta aha anụ ndị a 2. Igosipụta ha n’eserese 3. Iji ha mebe ahịrịmfe NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, iche iche, foto/eserese, ụmụaka n’onwe ha, dgz. IHE ỤMỤAKAWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkpọsita mkpụrụokwu metụ- tara ịzụ na ire ahịa 2. Iji mkpụrụokwu ndị a mepụta ahịrịmfe Ikele ekele dabara adaba NGWA NKỤZI 1. Foto/ eserese, ngwa mmetụaka gasị dk. ite, oche, mma, azịza, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ abụ odịnala dị iche iche 2. Ịjụ a ụjụ NGWA NKỤZI Ụmuaka n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ aghọtaazaa 2. Ịza ajụjụ na-esote ya 3. Ikwu ọghọm ịtụ mgbere ahịa mmadụ NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, ederede, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwu ihe ha ga-eme iji nọdụ n’ahụike 2. Ịkọwa ọgwụ/nri merụrụ emerụ na etu e si amatagasị ha NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ 2. Ikwu aha onye dere abụ na isiokwu abụ ya 3. Ikwu ihe mmụta dị n’abụ. NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara, IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa mpu ule na ọghọm ya NGWA NKỤZI Akwụkwo ọgụgụ, tepurekọda, ụmụaka n’onwe ha, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ 2. Ikwu ihe abụ na-akwu maka Ya 3. Ikwu ihe mmụta dị n’abụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họọrọ IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikọwa ka obi dị ha 2. Irịọrịta onwe ha ihe 3. Ịmebe ahịrịmfe NGWA NKỤZI Akwukwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha, ụgbọ ojii, tepụ- rekọdụ, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ikwu ụzọ dị iche iche e si echekwa gburugburu 3. Ịkpọsịta ngwa ndi e ji edobe gburugburu ọcha 4. Ikwu uru/ọghọm dị n’idebe gburu gburu ọcha. NGWA NKỤZI Ngwa mmetụaka dị iche iche ndị e ji echekwa ma ndị e edobe gburugburu ọcha dịka: Ọgụ, nkọcha, keeki, nkata, abọ, azịza, dgz. |
ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 2 TAM NKE ATỌ
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 9. 10. 11. 12. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU A) EZINỤLỌ 1. Nrụgosị ndị nọ n’ezinụlọ site n’aha, ụmụnne na etu ha sị metụta dk. Nne, nna, ada, ọkpara, nne ochie, ndị ọgọ, dgz. B) ETU AHỤ DỊ MMADỤ 1. Nkọwa etụ ahụ dị mmadụ dịka ahụ mgbu, ike ọgwụgwụ, agụụ, akpịrị ikpọ nkụ, dgz. 2. Nkọwa ihe mmadụ chọrọ na ihe ndị na-akpa ya dk: Achọrọ m iri nri, Achọrọ m ihi ụra, dgz. ỌNỤỌGỤGỤ 1. Ihe ndị e nwere ike ịgụ ọnụ dị na gburugburu anyị 2. Ihe ndị e nweghị ike ịgụ ọnu dịka: nnu, mmiri, aja, dgz. 3. Ọnụọgụgụ mpekele dk. ½ , ¼ , 2½,dgz. 4. Iji ọnụọgụgụ mebe ahịrịmfe A) ỊṄỤ ỌGWỤ AGHARA AGHARA 1. Nkọwa ihe ọgwụ bụ 2. Ụdị ọgwụ dị iche iche dk. ọgwu mmiri, mkpụrụọgwụ, ọgwụ otite 3. Ndị kwesịrị inye ọgwụ 4. Ọghọm dị n’ime ọgwụ aghara aghara B) IWU GBASARA OKPOROỤZỌ 1. Ịgụpụta na nkọwa iwu metụtara okporoụzọ 2. Akara/eserese ndị metụtara okporoụzọ awaraawa. 3. Iji ha mebe ahịrị mfe MGBA ANỌ DỊ N’ỤWA (The four cardinal points) 1. Nkọwa na ntụziaka iji gosipụta mgba anọ dị n’ụwa dk. Ugwu (North), Ọdịda (West), Ọwụwa anyanwụ (East) na Ndịdaanyanwụ (South) 2. Okwu ndị e ji eziputaa ha n’Igbo dịka: mgbada ugwu (valley), n’ihu na azụ (front and back), dgz. 3. Steeti ndị nọgasị na mgba anọ ndị a 1. ỊKWALITE ỌNỌDỤ AGỤM- AKWỤKWỌ ỤMU NWAANYỊ i) Nkọwa agụmakwụkwọ na uru ọ bara ii) Agụmakwụkwọ ụmụnwaanyị n’oge gboo ma n’ugbu a iii) Ikike umụnwaanyị nwere gbasara agụmakwụkwọ MKPARỊTAỤKA iv) Uru agụmakwụkwọ ụmụ nwaanyị na-ewetara ala anyị v) Mkpa ọ dị na nwaanyị ga-agụlite akwụkwọ n’ogo dị elu tupu ọ lụọ di AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE Ịgụ ejije a họpụtara i) Nkọwa odee ejije, isiokwu, ndị nisiokwu ejije ya ii) Ọgụgụ akwụkwọ ejije c) Nkọwa asụsụ nka odee, mkpụrụ- okwu na okwu ọhụrụ batara n’ihe a gụrụ Iji okwu ọhụrụ ndị a gụtara mebe ahịrịokwu ỊDỊ ỌCHA NKE ONWE 1. Nkọwa ihe ịdị ọcha nke onwe pụtara 2. Ihe ndị na-ebute adighị ọcha 3. Ụzọ dị iche iche anyị si edobe onwe anyị ọcha 4. Uru ịdị ọcha na-ewetara anyị 5. Ọghọm adịghị ọcha na-ewetara anyị AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE a) Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara b) Ịkọwapụta ihe mmụta dị n’akụkọ c) Nkọwa okwu ọhụrụ pụtara n’ihe a gụrụ AGỤMAGỤ: EJIJE na-agarirị a) Ịtụle agwa ndị batara n’akụkọ b) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị batara n’akụkọ a gụpụtara. c) Itụle omenala ndị batara n’ejije e) Nchịkọta ejije na ihe ejije na-akọ maka ya MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI ULE/MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịza ajụjụ 3. Ide ihe odide NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese iche iche na-egosi ụdị ezinụlọ e nwegasịrị, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ige ntị 2. Ịrụgosi eserese 3. Ikwupụta ihe na-akpa ha na ka ahụ dị ha NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, kaadị mgbubam, ụmụakwụkwọ n’onwe ha, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ ọnụọgụgụ 2. Ịrụgosị ọnụọgụgụ 3. Idepụta ọnụọgụgụ NGWA NKỤZI Chaatị, kaadị mgbubam, osisi, okwuchi karama, ụgbọ ojii, okwute, dgz IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa ọgwụ na ihe ịṅụ ọgwụ aghara pụtara aghara 2. Ịkpọsịta aha ọgwụ dị iche iche 3. Ikwu ndị kwesirị inye ọgwụ 4. Idepụta uru na ọghọm ịṅụ ọgwụ aghara aghara NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, foto/eserese ụmụọgwụ dị gasị iche iche, kaadị mgbubam, dgz IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Igụpụta na ịkọwa iwu ndị a 2. Ịkọwa akara/eserese ndị a na-ahụ n’okporoụzọ NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ. akara/eserese dị iche iche metụtara okporoụzọ IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwu mgba anọ ndị e nwere 2. Ịkpọsịta okwu nji e ji egosi- pụta ha 3. Ikwu Steeti ndị nọgasị na mgba anọ ndị a NGWA NKỤZI Maapụ Naịjirịa, akwụkwọ ọgụgụ, foto/ eserese, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwu uru agụmakwụkwọ bara 2. Ịkparịtaụka gbasara uru dị n’agụmakwụwkọ ụmụaka nwaanyị NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, foto/ eserese ụmụnwaanyị ndị gụrụ akwụkwọ aha ha na-ada ụda. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ ejije 2. Ikwu aha odee, isiokwu na ihe ejije ya na-akowa 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ ha gụtara 4. Iji okwu ọhụrụ mepụta ahịrị- okwu IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwupụta ụzọ ha ga-esi edebe onwe ha ọcha 2. Ikwu uru na ọghọm adịghị ọcha na-ebute. NGWA NKỤZI Akwụkwo ọgụgụ, eserese nri adịghị ọcha, mmiri adịghị ọcha, uwe adịghị ọcha, tepụrekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Igụ akwụkwọ ejije 2. Ikwu ihe mmụta sitere n’ejije 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ejije a họọrọ IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Inye nkọwa gbasara agwa ndị dị n’ejije 2. Idepụta omenala ndị pụtara ihe n’ejije 3. Ikọwa okwu ọhụrụ na iji ha mebe mkpụrụokwu |