Igbo Language Scheme of work for SSS 2. Lagos State Schemes of Work SS2 Igbo Language for Senior Secondary School Schemeofwork
SSS 2 Igbo Language Scheme of Work First Term
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
1. | a. Ule Mmalite | Umuakwukwo ga-enwe ike 1. Ide ule mmaiite 2. Irughari ajuju flue ajuru n’ule | 1. Ogugu (Reading) 2. Ajuju/aziza. (Question answer) | 1. Aghotaa zaa (Comprehension skill) 2. Nka edemede (Writing skill) | – Akwukwo ogugu – Akwukwo ajuju ule |
b. Ekwurriekwu: ikochapu Ubiam na aguu | 1. Ikowataliihe bu ubiam na aguu 2. Ituputa arc gbasara ihe na ebute ubiam na aguu 3. Ikowaputa uzo e nwere ike si kpochapu ublam na águu 4. Ijeejije banyere ubiam na aguu | 1. Ekwumekwu (Discussion 2. lchmiechiche (Deep thinking) 3. Ejije (Drama) | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) 3. Mbganwe akparam agwa (Behavioural Change) 4. Ime ejije (Acting skill) | Akiukwo ogugu -. Teepu Rekoda – Eserese lgweokwu / Radio – Ngwa ejiji. ejije |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
2 | Olilo Udaume: nkowa na udi ya | 1 . Ikowa The bu ohio udaume 2. Ikopita udi olilo udaume e nwere n’igbo 3. Irugosi mkpuruokwu ebe e nwere olilo udaume | 1 Ekwumekwu (Discussion) 2. Ngosipua (presentation) . 3. Ajuju /aziza (Question answer) | 1. Mkparitauka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Coaboation) . | – Chasti – Akwukwo utoasuu |
3. | Agwa öma na Agwa ojoo na Ndu Nai !gbo | 1. Ikwu n’che ha, ihe bu agwa oma na agwa ojoo 2. Ikowa uru moobu ugwo diiri anwa omo 3. Ijeputa ejije gbasara ahuhu diiri agwa ojoo 4. lkowa out di cheiche so achikwam agwa ohaneze dika outogboout muokpu, mrnonwu ezinaulo dgz | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2 Ntughanuchie (Change of mind set) 3. Chemiechichie (Deep thinking) 4. Ajuju/aziza (Question answer) | I. Mkparitauka (Communication) 2 Nchoputa (identification skilI) 3. Mbganwe akparam agwa (Behavioural Change) 4. Ezakpararnagwa (Good value / manner) | – Eserede – Chaati – Onyoonyo – Igweokwu |
4 | Mwube na mmuba Mkpuru okwu | lnyenkowa mwube mkpuruokwu Ideputa he ndi e ji nwube mkpuruokwu dika nganiihu, nnoneetit, nsoa azu | l. Ekwumekwu (Discussion) 2 Ajuju /aziza (Question answer) | 1. Mkparita uka (Commuication) 2. Aghotaa (Comprehension) | – Flashi kaadi -Akwukwo ogugu |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
3. Ihoputa Mgbakwunye ndi a mgbe ha no n’ime mkpuruokwu 4. Ikowa he bu mmuba mkpuruokwu 5. Ideputa uzo e si amuba mkpuru okwu dika sfte r’okwu mbite, okwu okpu, okwu njakiri dgz | |||||
5 | Tensi na udi ya | 1. Ikowaihebu tensi 2. lhoputa udi tensi putar ihe na ngwaa di n’ahiriokwu 3. ideputa udo tensi enwere 4. lkeanya ihe na tensi di n ‘ah iriokwu | 1 Ekwumekwu (Discussion) 2. Ngosiputa (presentation 3. Ajuju/aiza (Question answer) | 1. Mkparitauka (Communication) 2. Nrukorita aoru (ColIaboration) 3. Nchoputa (ldentification skill) | – Chaati – Flashi kaadi – Akwukwo ogigu |
Agumagu Ederede: Akwukwo A Hoputara | 1. Igu akwukwo agumagu a . hoputara 2. Ihoputasi ma kowaa asusu nka di n’ebe a guru | 1. Ogugu (Reading) 2. Ichemiechichie (Deep thinking) . 3. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Agumagu (Reading skill) 2. Aghotaa zaa. (Comprehenson skill) | – Akwukwo Ogugu – chaati |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
7. | Ezumike Etiti Taam | Ndi Nna na Nna ibia | Leta Oru | Umu Ha N’uloakwukwo | |
8. | Nkabikwu | 1. lkwo ihe bu nkebiakwu 2. lrugsI udi nkbiukwu di ichqiche 3..Imebe ahiiokwu nwere nkebkwu 4. Ikewapu nkebiokwu n’Ahiriokwu | 1. Ekwumekwu (Discussion) Ngosiputa (presentation) Ajuju / aziza (Question answer) . 4. Nnwale (Test) | 4.Mkparita uka (Communication) 1 Nka edemede Writing skill) | – Eserese Flashi kaadi – Akwukwo ogugu – Chati |
9. | Agumagu Akwukwo A Hoputara | 1. Isgu akwukwo ogugu a houtara 2. Itule agwa, atumatukwu n asusu nka putara n’ihe a guru | 1. Ogugu (Reading) 2. Ajuju / aziza (Question answer) 3. Nnwale /Test | 1. Agumagu (Reading skill) 2. Aghotaa zaa (Comprehension skill) | – Akwukwo Ogugu – Chaati – serese |
10. | Otu nzuzo Mmonwu, Ekpe, Odo, Okonko, Omabe dgz | 1. Ikowaputa ihe bu out nzuzo 2. Ikowa ndiiche di n’out nzuzo di icheiche 3. Ikowa oru out nzuzo, uru na oghom din a ha 4. Ikwu n’uche ha, mgbanwe di n’out nzuzo ugbua | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ntughariuche (Change of mind set) 3. Ichemiechiche (Deep thinking) 4. Ajuju / aziza (Question answer) | Ekwumekwu (Discussion) 2.Nrukoritaoru (Coaboation) 3. Mbganwe akparam agwa (Behavioural Change) | – Eserese – Vidio – Akwukwo – Ogugu – Ngwa ekike |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
11 | a. Oguguna Aghotaazaa niekota Gburugburu . | 1. Igu ihe ogugu 2. Iju na iza ajuju n’iha a guru 3. Ikowa mkpuruokwu 4. Iji mkpuruoskwu ohuru meputa ahiriokwu 5. Ikwu uche ha banyere ihe a guru 6. Ijeejije banyere ihe a guru | 1. Ogugu (Reading) 2. Ajujo / aziza (Question answer) 3. Ngosiputa (Presentation) 4. Ichemiechechie (Deep thinking) | 1. Nrukoritaoru (Collaboration). 2. Aghota zaa (Comprehension) skill 3. Agumagu (Reading skill) . | – Akwukwu ogugu – chaati |
b. Akara Udaolu | 1. lkwo ihebu udeolu na akara udaolu 2. Ikpoputa udi akara udaolu e nwere 3. ltinyeli akara udaolu na mkpuruokwu na ahiriokwu | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2- Mkpoputa (Pronunciation). 3. N’gosiputa (presentation) 4. Ajuju / aziza . (Question answer) | 1. Nkà edernede (Writing skill) 2. Nchoputa (Identification skill) | – Chaati | |
12 | Mmeghari ihe e mere | 1. Imughari ihe emere na taam | 1. Edemede (writing) 2. Ogugu (Reading) 3. Ajuju/aziza (Question answer) | 1. Mkparitaouka (Cornmunication) | -Eserese, -Chaati, -Akwukwo |
. 13 | Ule | 1. la ajuju n’ihe e mere na taam | 1. Nnwale (Test/Exam) | Akwukwo ajuju ule | |
14 | Ule na mmechi | 1. Iza ajuju nihe e mere na taam | 1. Nnwale (Test/Exam) | Akwukwo ajuju ule |
Igbo Language Scheme of Work SSS 2 Second Term
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
1. | a. Ule Mmalite | 1.Ide ule mmalite 2. Iza na imegbari ajuju niile a juru n’ule | 1 Ogugu (Reading) 2. Ajuju/aziza (Question answer) | 1.Aghota zaa (Comprehension) skill 2. Nka edemede (Writing skill) | Akwukwo ajuju ule |
Usoroedide: Okwu ndeko na okwu Ndesa | 1. Ikowa iwu nsupe ufodu 2. Ime nsupe onu 3. Ide nsupe odide 4. Ime akpoede 5. Igu ihe ogugu 6. Ime agweregwu e ji amu nsupe | 1. Nsupe (spelling) 2. Mkpoputa (Pronunciation) 3. Ogugu (Reading) 4. Ajuju/aziza (Question answer) | 1. Mkparita uka (Commu mcation) 2. Nrukoritaoru (Collaboration). | – Chaati – Flashi kaadi — – Akwukwo ogugu | |
2 | Ndapu Udaume | 1. Ikowa ihe bu ndapu udaume 2. Irugosi mkporuruokwu ebe a nwere ndapu udaume | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ngoziputa (Presentation) 3. Ajuju/aziza (Question answer) | 1.Nrukoritaoru (Collaboration 2; Nkaedide (Writing skill) | – Chaat – Akwukwo utoasusu |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
Dibia Odinala: Udi na oru ha | 1.Ikowaihebu h ke biahiri 2. Ikwuputa oru dibia ndi a naaru 3. ikoputa uru na ogbom di n’oru dibia 4. Ikwuputa etu e si abu dibia 5. Ijije ndi dibia odinala | 1. Mkpoputa (Pronunciation) 2. Ekwumekwu (Discussion) 3. Ejije (Drama ) 4. Ezerese (Drawing) 4. Ajuju/aziza (Question answer) | 1. Mkparitaouka (Cornmunication) 2. Chemiechichie (Deep thinking) 3. Ime ejije (Acting skill) | -Eserese Ngwa oru ndi dibia – video Tepu Rekoda | |
7 | Ezumuike Etiti Taam | Ndi Nne na Nna ibia | Leta oru Umu ha | Ha n’uloakwukwo |
Nkejiasursu: Mbuuzo Nkwuwa na Njiko | 1. Ogugu (Reading) 2. ChemiechichIe (Deep thinking) 3. Ajuju/aziza (Question answer) | -. Akwukwo ogugu | |||
9 | Agumagu Akwukwo A Hoputara | 1. Igu akwukwo agumagu a hoputara 2. Itule rita agwa di n’agumagu a guru | 1.Ogugu (Reading): 2. Ajuju/aziza (Question answer) 3. Nnwale Test) | 1. Agumagu (Reading skill) 2. Aghotaa zaa (Comprehension skll) | – Chaati – Eserese -. Akwukwo ogugu – Tepurekoda |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
Onuoguru: Out puku ruo out ijeri | Igu onuoguru bido n’out puku Ideputa onuoguru ndi a n’akwukwo Itughari onuoruru ndi a n’asusu Bekee na igbo | 1. Ogugu (Reading) 2. Edemede (Writing) 3. Isompi (Quiz) 4. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkparitaouka (Communication 2. Aghota zaa (Comprehension) skill) 3. Nkaedide (Writing skill) | – Chaati – Mkpuru onuogu |
10 | Ndapu Mgbochiume | 1. Ikowa ihe bu ndapu mgbochiume 2. Irogozi mkpuruokwu ebe e nwere ndapu mgbochiume 3. Inye omumaatu mkpuruokwu ebe e nwere ndapu mgbochi ume | 1. Ekwuemekwu (Discussion) 2. Edemede (Writing) 3.Nnwale (Test / Exam) | 1.Ogugu (Reading) 2. Edemede (Writing) 3. Isompi (Quiz) 4. Ajuju / aziza question answer | |
11 | Nsoroedide: Mgbakwunye na Nsokwunye | Ikowa ihe bu mgbakwu nye Ikoputa ihe bu nsokwunye Inye omumaatu mgbakwunye na nsokwunye Irugosi mgbakwunye na nsokwunye n’hairiokwu | 1. Nkowa (Explanation) 2. Edemede (Writing) 3. Ngosiputa (presentation) 4. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkparitaouka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) 3. Aghota zaa (Comprehension) skill) | – Chaati – Flashi kaadi |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
12 | Mmeghari lhe e mere | 1. rnughari he niile a muru fla taarn 2. junta na izarita ajuju siokwu di cheiche | 1.Edemede (writing) 2. Ogugu (Reading) 3 Ajuju /aziza (Question answer) | 1. Agumagu (Reading skill) | – Akwukwo Ogugu – Eserese -Chaati |
13 | Ule | Iza na ideputa aziza ajuju a juru | 1. Nnwale (Test/Exam) | Akwukwo ajuju ule | |
14 | Ule na Mmechi | izana ideputa aziza ajuju a juru | 1.Nnwale (Test/Exam) | Akwukwo ajuju ule |
Igbo Language Scheme of work for SSS 2. Lagos State Schemes of Work SS2 Igbo Language for Senior Secondary School Schemeofwork
Igbo Language Scheme of Work SSS 2 Third Term
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
1. | a. Ule Mmalite | 1. Ide ule mmalife 2.imeghari ajuju ajuru nule | I. Ogugu (Reading) 2.Ajuju /aziza (Question answer) | Nka edemede (writting skill) | Akwukwo ajuju ule |
b. Echichi na Echimechi Odinala | 1. Ikoputa udi echichi umunwoke na umunwaanyi na echi 2. Ituputa uru na oghorn di na echich odinala 3. Iziputa etu esi echi echichi ndia 4. lwuputa oru ndichiri echichi | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ichemiechiche (Deep thinking) 3. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkparitaouka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) 3. Eziakpar amagwe (Good value/manner) | – Eserese – Chaati – Posta – Video |
2 | Edemede | 1. Ikowa usoro a si ede edemere okwu mmalite, ahu edemede okwu mmechi na mmechi leta. 2. Ide edemede a haziri nke oma n’isidkwu nyere ha | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Edemere (Writing) 3. Ajuju / aziza (Question answer) 4. Ihe omume (Project) | 1. Mkparitaouka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) | – kadboodu – Chaati – Akwukwb ogugu |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
3. Kowa ide edemede isiokwu ya bi lu | 3. Aghotaa zaa (Comprehension skill) 4 Nkaede emede (writing skill) | ||||
3 | Oru ‘Na na – aru n’ahiriokwu | 1. Ikwuputa oru :dj icheichi na’ na-aru n’ahiriokwu 2. Ideputa nkeoma mgbe o na- aru nke obula 3. lkanyetali na ihema deputa udi oru-ona-aru V n’ahiriokwu ndi e enyere ha | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Edemede (writing) 3. Ngosiputa (Presentation) 4. Ajuju / aziza (Question answer). | 1. Mkparitaouka (Communication) 2.Nkaede mede (writing skill) skill) | – Akwukwo ogugu – Eserse – Chaati. |
Enwemenwe Akunauba: Iri ekpe na ike ekpe | 1. lkowatali ihe bu enwe enwe 2. lkpoputa ihe bu in ekpe kwu ihe bu ikeekpe 4. llwuputa udi enwemenwe e nwagasiri 5. Ikowaputa ogbom di n’ikpa aku n’izo ezighiezi | 1. Nkowa (Explanation) 2. Mkpoputa (Pronunciion). 3. Ntugbariuche (change of mind set) 4. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukonit aoru (Collaboration) | – Eserese – Chaati – Tiivii -Posta |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
5 | Agumagu Akwukwo A Hoputara | I. lgu akwukwo agumagu a hoputara 2. ltulekorita he a gutara n’akwukwo | 1. Agumagu (Reading skill) 2. Aghotaa zaa (Comprehension) | – .Akwukwo ogugu – chaati | |
6 | Oru ‘Ga’ na-aru n’ahiriokwu | 1. lkwuputaoru di icheiche ga na-aru n’ ahiriokwu 2. Ideputa ga nke oma mgbe o na- aru oru nke obula 3. ikanyetali ga he n okpuru madeputa oruya | I. Ekwumekwu (Discussion) 2. Edmede (Writing) 3.Ngosiputa (Prësentation) 4. Ajulu/aziza (Question answer) | I. Mkparitaouka (Communication) 2. Nrukonit aoru (Collaboration) 3. Nkaedemede (Writing skill) | .Akwukwo ogugu – Kaadi – chaati |
7 | Ezumike Etiti Taam | Ndi Nne na Nna | Ibia leta onu Umu Ha | N’ Uloakwukwo |
8 | Agumagu Akwukwo A Hoputara | I. Igu akwukwo a hoputara 2. Inyocha isiokwu, atumatuokwu na asusu nka di n’ihe a guru 3. Itulerita agwa ndi putara ihe n’ihe a guru | 1. Ogugu (Reading) 2. Ajuju / (Quetion. answer) 3. Nnwale (Test) | . Mkparitaouka (Communication) 2. Nrukonit aoru (Collaboration) 3. Aghotaa zaa (Comprehension) | – .Akwukwo ogugu – Chaati |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
9 | Atumatuokwu na Asusu Nka | 1. Ikowaputa he bu atumatukwo na asuu nka Inye 2. Inye ornumaatu tumatuokwu na asusu nka 3 .igu he ogugu nwere atumatuokwi naausunka 4. Ichoputa ufodu atumatuokwu na-asusu nka n’ahumagu 5. ltinyeha nokwu ma jiri hadee- edemede nka | Ekwimekwu (Discusion) Nkowa (Explanation 1. Ekwimèlwu (Discusion) 2. Nkowa (Explanation) 3. Ogugu (Reading) 5. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Nrukorit aoru (Collaburation)n) 2.Nkowa 1. Nrukoritaoru (Collaboration) 2.Nkowa (Explanation) . Agumagu (Reading skill). | -. Akwukwo ogugu – Chacti -. Flashi Kaadi -. Akwukwo ogugu – Chacti -. Flashi Kaadi – Tepu rekoda |
10 | Edemede Nka | 1. Ikowa ihe bu edemede nka na udi ya dika akuko, ejije na abu 2. Ikwu uru edemede nka bare 3. Ikoputa njirimara edemere nka 4. Ide edemede nka 5. Ise eserese | 1.Ekwumegwu (Dscussion) 2. Nkdwa (ExpIantion) 3. Edemede (Writing) 4. Eserese (Drawing) | 1. Nrukorlt acru (Collaboration) 2: Nkaede mède (writing skill) | – Akwukwo. agumagu Ederede |
IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME N’IHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI N’IHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
11 | Agumagu Ederede | ltule akwukwo agu magu ederede lleba anya na ndinaya akwukwo a hoputara Itulerita agwu di n’akwukwo | 1. Ogugu (Reading) 2. Ejije (Drama) 3. Ajuju/aziza (Question answer) 4. Nnwale (Test) | 1. Agumagu (Reading skill) 2. Aghotaa zaa (Comprehension skill) | – Akwukwo ogugu – Flash kaadi |
12 | Mmghari ihe e mere | 1. lmughariihe bile a muru na taam. 2. Ijurita na izarita ajuju n’isiokwu di icheiche | 1. Edemede (Writing) 2: Ogugu (Reading) 3. Ajuju/aziza (Question answer) | 1. Mkparitaouka (Communication) 2. Nrukoit abru (Collaboration) | – Eserese Chaati -Akwukwo ogugu |
13 | Ule | Iza na ideputa aziza ajuju a juru n’ule | Nnwale (Test/Exam) | ||
14 | Ule na Mmachi | Iza na ideputa aziza ajuju a juru n’ule | Nnwale (Test/Exam) |