Igbo Language Curriculum for Primary 6

14 Min Read
language Curriculum 2

Grade 6 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 6. Nkenke abụ, orubere, ọgwụ agharaaghara, keọdịnala, edemede – Schemeofwork.com

Table of Contents
THEME 1: OMENALAContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: ỌjịContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ịzụ/ịṅụ ọgwụ agharaagharaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Mgbanwe na- abata n’omenalaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Nzikọrịta ozi (Keọdịnala na keugbu a)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ụzọ ndị Igbo si achọ mmaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 2:  ASỤSỤContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Mkparịtaụka (Ibi n’udo)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ọnụọgụgụ 1 – 500ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: AghọtaazaContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Edemede nduziContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 4:  AGỤMAGỤContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ilu dị mfeContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: EjijeTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation Guide

THEME 1: OMENALA

Week 1

Topic: Orubere na ọrụ ụmụaka

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ orubere ha
  2. ịkọwa ihe bụ oke na ọrụ ha
  3. ikwu uru ọ bara inye ụmụaka orubere ha
  4. ikwu uru ọ bara ụmụaka ịma oke na ọrụ ha

Contents

1              Orubere ụmụaka

2              Oke na ọrụ ụmụaka

3              Uru inye ụmụaka orubere

4             Uru ụmụaka ịma oke na ọrụ ha

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ọmụmaatụ

3              Ntụlekọta uche

4               Ajụjụ na azịza

5                  Ọgụgụ

6              Odide

7              Ejije

Student’s Activities

1              Ikọwa ihe bụ orubere ha

2              Ịkọwa ihe bụ oke na ọrụ ha

3              Ikwu uru ọ bara inye ụmụaka orubere ha

4              Ikwu uru ọ bara ụmụaka ịma oke na ọrụ ha

5              Ijepụta ejije

6              Ise eserese

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese  Chaatị Akwụkwọ ọgụgụ Foto

Evaluation Guide

  • ịkọwa ihe bụ orubere ha
  • ịkọwa uru ọ bara inye ụmụaka orubere ha
  • ịkọwa ihe bụ oke na ọrụ ha
  • ikwu uru ọ bara ụmụaka ịma oke na ọrụ ha

Week 2

Topic: Ọjị

Performance objectives

1              ịkọwa ihe bụ ọjị

2              ịkọwa ihe e ji ọjị eme

3              ikwu ihe na- anọchị anya ọjị na uru ọjị bara

Contents

1              Nkọwa ọjị

2              Ihe e ji ọjị eme

3              Ihe na-anọchi anya ọjị

4                Uru ọjị bara

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ngosi

3              Ọmụmaatụ

4              Odide

5              Ajụjụ

6              Mgbazi

Student’s Activities

1              Ikọwa ọjị

2              Ikwu ihe e ji ọjị eme

3    Ikwu ihe na-anọchị anya ọjị na uru ọjị bara

Teaching & Learning Material  

1              Ọjị na ose ọjị

2              Aṅara na akụilu

3                    aadị

4              Eserese

5              Ejije

Evaluation Guide

1              ịkọwa ihe bụ ọjị

2              ikwu ihe na-anọchi anya ọjị

3              ikwu uru ọjị bara

4              ide ahịrịokwu ise banyere ọjị

5              ịkọpị nootu

Week 3

Topic: Ịzụ/ịṅụ ọgwụ agharaaghara

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ ọgwụ
  2. ịkpọpụta ụdị ọgwụ dị iche iche.
  3. ikwu onye kwesịrị ide ọgwu a ga-aṅụ
  4. ikwu nsogbu dị n’ịzụ/n’ịṅụ ọgwụ aghara-aghara

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ ọgwụ
  2. Mkpọpụta aha ọgwụ dị iche iche.
  3. Mgbe e ji aṅụ ọgwụ
  4. Onye kwesịrị ide ọgwụ a ga aṅụ
  5. Ebe e kwesịrị ịzụta ọgwụ
  6. Nsogbu dị n’ịzụ/n’ịṅụ ọgwụ agharaaghara

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Mkpọpụta
  3. Mkparịtaụka
  4. Ejije
  5. Ngosipụta
  6. Eserese

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ ọgwụ
  2. Ịkpọpụta ụdị ọgwụ dị iche iche
  3. Ikwu mgbe e ji aṅụ ọgwụ
  4. Ikwu onye kwesịrị ide ọgwụ
  5. Ikwu ebe e kwesịrị izụta ọgwụ.
  6. Ikwu nsogbu dị n’ịzụ/n’iṅụ ọgwụ agharaaghara

Teaching & Learning Material  

  1. Ọgwụ Ngwa ọgwụ Eserese Chaatị Foto.

Evaluation Guide

  • ịkpọpụta aha ọgwụ anọ ha maara
  • ikwu onye kwesịrị ide ọgwụ
  • ikwu nsogbu abụọ dị n’ịṅụ ọgwụ agharaaghara.

Week 4

Topic: Mgbanwe na- abata n’omenala

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ omenala   
  2. ịkọwapụta ihe mgbanwe ụfọdụ na-abata n’omenala obodo dịka nri, ejiji, uri/egwu dg.
  3. izipụta mmasị, n’ ịkwalite omenala ụfọdụ ndị dị mma na- adaghachi azụ dịka: mgba, egwu ọnwa. ịtụ okwe dg.
  4. ikwu uru ịkwalite omenala igbo bara

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ omenala
  2. Mgbanwe ụfọdụ na-abata n’omenala obodo
  3. Nkwupụta omenala ụfọdụ na-ala azụ
  4. Uru ịkwalite omenala Igbo bara

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ajụjụ na azịza

3        Ejiji Igbo ụfọdụ

4      Ngosipụta

5     Ọmụmaatụ

Student’s Activities

1              Ịkọwa ihe bụ omenala

2              Ikwu mgbanwe ụfọdụ na-abata n’omenala obodo

3              Ikwu uru ịkwalite omenala Igbo bara

4              Ịjụpụta nne na nna ha omenala ụfọdụ nke obodo ha

5              Ịkọpụta ihe ha jụpụtara

6              Ịjụ na ịza ajụjụ

Teaching & Learning Material  

1              Eserese

2              Ngwa mmetụaka

3              Akwụkwọ ọgụgụ na ihe ọgụgụ ndị ọzọ

Evaluation Guide

1              ijụ na ịza ajụjụ

2              ikwu omenala ndị batara ọhụrụ

3              ikwu omenala ndị dachapụrụ adachapụ

4              idepụta aha omenala ise

Week 5

Topic: Nzikọrịta ozi (Keọdịnala na keugbu a)

Performance objectives

  1. ikwu ụzọ dị iche iche e si
  2.  ikwu ụfọdụ ngwa nzikọrịta ozi e nwere n’ala Igbo
  3. ikwu ụzọ nzikọrịta ozi dị ugbu a
  4. i kpọpụta ngwa nzikọrịta ozi ndi e nwere ugbu a
  5. ikwu uru nzikọrịta ozi

Contents

  1. Ụzọ nzisa ozi keọdịnala dịka: okwuọnu , ekwe, egbe, ikoro, dg
  2. Ụzọ nzisa ozi keugbu a dịka: ekwentị, redio, tiivii, nuzpepa, kọmputa dg
  3. Uru nzikọrịta ozi

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ngosi
  3. Nduzi
  4. Nzirịta ozi
  5. Ajụjụ
  6. Ejije

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Ikwu ụzọ nzikọrịta ozi
  3. Izi ozi
  4. Ikwu uru izisa ozi bara
  5. Ise ihe
  6. I gụ ihe

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa nzisa ozi   Eserese Chaatị

Evaluation Guide

  • Ikwu ụzọ atọ e si ezikọrịta ozi keọdịnala
  • Ikwu ụzọ atọ e si eziko ri ta ozi keugbu a
  • Ide uru abụọ dị na nzisa ozi

Week 6

Topic: Ụzọ ndị Igbo si achọ mma

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ ịchọ mma
  2. ikwu ụzọ dị iche iche e si achọ mma
  3. ikwu uru ịchọ mma bara

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ ịchọ mma
  2. Ụzọ dị iche iche e si achọ mma
  3. Ụzọ dị iche iche Igbo si achọ mma dịka: ite ude, ide uri, igbu ichi/egbugbu, ibi mbibi/ ite uhie, ide ọtanjele, ịkpa isi, mgbaji/jigida, aka, ọjị, esuru, ọdụ dg

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa.
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ngosi
  4. Mkparịtaụka
  5. Nrụgosi
  6. Ejije
  7. Ọgụgụ
  8. Odide

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ ịchọ mma
  2. Ikwu ụzọ dị iche iche e si achọ mma ugbu a
  3. Ikwu ụzọ dị iche iche ndị Igbo si achọ mma
  4. Ikwu uru ịchọ mma bara
  5. Ise eserese
  6. Ije ejije
  7. Ịrụgosi ihe e ji achọ mma
  8. Ịgụ ihe ọgụgụ
  9. Ide ihe odide

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa ndị e ji achọ mma Eserese Foto Akwụkwọ ọgụgụ Chaatị kaadị

Evaluation Guide

  1. ikwu ụzọ dị iche iche ndị Igbo si achọ mma ikwu uru atọ ịchọ mma bara

SUBJECT:      IGBO LANGUAGE            CLASS LEVEL:  PRIMARY 6

THEME 2:  ASỤSỤ

Week 1

Topic: Iji nkenke akụkọ ndị a họpụtara kuzie aghọtaazaa

Performance objectives

  1. ịgụtali Igbo nke ọma
  2. ịkọ gbasara akụkọ ha gụrụ
  3. iji ọkọwa- okwu chọpụta mpụtara ụfọdụ mkpụrụokwu
  4. i za ajụjụ so ihe ha gụrụ

Contents

  1. Ọgụgụ
  2. Nkọwa isi ihe a gụrụ
  3. Nkọwa okwu ndị siri ike n’ihe a gụrụ
  4. Ajụjụ so ihe a gụrụ

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ
  2. Nkọwa
  3. Ajụjụ
  4. Ọmụmaatu

Student’s Activities

  1. Ịgụ ihe ọgụgụ
  2. I jụ na iza ajụjụ
  3. Ikwu uche ha banyere ihe a gụrụ

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ
  2. Eserese
  3. Tepurekọda

Evaluation Guide

  1. ịkọwa isiokwu dị n’ihe ha gụrụ
  2. ịkọwa mkpụrụokwu atọ siri ike dị n’ime ihe ha gụrụ
  3. iza ajụjụ banyere ihe ha gụrụ

Week 2

Topic: Mkparịtaụka (Ibi n’udo)

Performance objectives

  1. Ịkọwa ihe bụ ibi n’udo
  2. Ikwu ụzọ dị iche iche e si ebi n’udo
  3. Ikwupụta uru dị n’ibi n’udo
  4. Ikparịta ụka gbasara ihe ndị ahụ na-ebute adịghị n’udo

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ ibi n’udo; ụzọ e si ebi n’udo
  2. Uru dị n’ibi n’udo
  3. Mkparịtaụka gbasara ihe na-ebute adịghị n’udo.

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ngosipụta
  4. Ejije
  5. Ajụjụ

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Mkparịta ụka gbasara ụzọ e si ebi n’udo
  3. Ikwu uru dị n’ibi n’udo
  4. Igosipụta site n’ejije akparamagwa na-egosi ibi n’udo.

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Chaatị
  3. Akwụkwọ
  4. Vidio

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. ikwu uru anọ dị n’ibi n’udo
  3. ikwu ihe atọ nwere ike ibute adịghị n’udo
  4. ije ejije na-egosị ibi n’udo

Grade 6 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 6. Nkenke abụ, orubere, ọgwụ agharaaghara, keọdịnala, edemede – Schemeofwork.com

Week 3

Topic: Ọnụọgụgụ 1 – 500

Performance objectives

  1. ịgụtali ọnụọgụgụ site otu ruo narị
  2. igụ na narị na narị
  3. idetali ọnụọgụgụ

Contents

  1. Ngụpụta ọnụọgụgụ 1 – 500
  2. Ịgụ na narị na narị
  3. Odide ọnụọgụgụ

Teacher’s Activities        

  1. Okwe
  2. Ịgụpụta ihe
  3. Ịkpọ ọga
  4. Ịkụ aka
  5. Odide
  6. Mmakọta

Student’s Activities

  1. Ịgụpụta ọnụọgụgụ
  2. Ịgụ na narị na narị
  3. Odide ọnụọgụgụ

Teaching & Learning Material  

  1. Chaatị
  2. Mkpụrụ okwe
  3. Okwuchi karama
  4. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. Ịgụtali ọnụọgụgụ bido otu ruo narị ise
  2. Ikwu nkeji ọnụọgụgụ ole mejupụtara 1 – 500
  3. Idetali ọnụọgụgụ na narị na narị

Week 4

Topic: Aghọtaaza

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ aghọtaazaa
  2. ịgụtali ihe
  3. ịkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na ilu dị mfe
  4. ịzatali ajụjụ site n’ihe a gụrụ

Contents

  1. Nkọwa aghọtaazaa
  2. Nkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na ilu
  3. Ọgụgụ
  4. Ajụjụ na azịza
  5. Ihe mmụta dị n’ihe a gụrụ
  6. Omenala Igbo pụtara ihe

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọgụgụ
  3. Ọmụmaatụ
  4. Ajụjụ na azịza
  5. Ngosipụta
  6. Odide

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ aghọtaazaa
  2. Ịgụ ihe n’obi
  3. Ịgụ na ịza ajụjụ.
  4. Ikwu ihe mmụta
  5. Ikwu omenala pụtara ihe
  6. Ide ihe odide
  7. Ise eserese.

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ Eserese Chaatị. Kaadị

Evaluation Guide

  1. ịkọwa ihe bụ aghọtaazaa
  2. ịzatali ajụjụ site n’ihe a gụrụ

Week 5

Topic: Edemede nduzi

Performance objectives

  1. ịkọwa ihe bụ edemede
  2. ikwu njirimara edemede, dk isiokwu, nhazi n’usoro dg
  3. ikwu usoro ide edemede dịka: mbido, ahụ na mmechi
  4. idetali edemede dị mfe

Contents

  1. Nkọwa ihe bụ edemede
  2. Njirimara edemede
  3. Ntụta aro ihe onyenkuzi ga-ede n’ụgbọojii
  4. Ndetu ihe e dere
  5. Odide edemede nke ha

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Ngosipụta.
  4. Ajụjụ na azịza
  5. Odide ndekọrịta
  6. Nduzi.

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ edemede
  2. Ikwu njirimara edemede
  3. Ịkparịta ụka
  4. Ịtụ aro
  5. Idetu ihe e dere n’akwụkwọ ha
  6. Ide edemede ha

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Flash kaadị. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịikwuputa usoro atọ dị n’edemede
  2. idetali edemede nke ha

SUBJECT:      IGBO LANGUAGE            CLASS LEVEL:  PRIMARY 6

THEME 4:  AGỤMAGỤ

Week 1

Topic: Nkenke abụ

Performance objectives

  1. ịgụ abụ ndị a họpụtara
  2. i ru gosi ndako ri ta mkpụrụokwu
  3. ịmụta abụ ahụ
  4. i gụ abụ ahụ

Contents

  1. Nkenke abụ dị iche iche
  2. Ụfọdụ mkpụrụokwu si n’ime abụ ndị ahụ

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ
  2. Okwukwe
  3. Ejije
  4. Ajụjụ na azi za
  5. Nkọwa

Student’s Activities

  1. Ịgụ abụ
  2. Ikwe abụ n’isi
  3. I ju na i za ajụjụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịgụ nkenke abụ abụọ
  2. ịrụgosi ndakọrịta mkpụrụokwu

Week 2

Topic: Ilu dị mfe

Performance objectives

  1. ịtụ ilu dị mfe
  2. ịkọwapụta ilu
  3. izipụta nghọta ilu
  4. ikwu ihe mmụta dị n’ilu

Contents

1              Ilu dị iche iche na nkọwa ha

2              Ihe mmụta dị n’ilu

3              Omenala Igbo pụtara ihe n’ilu

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ọmụmaatụ

3              Nzipụta

4              Ajụjụ na azịza

5          Eserese

6              Ọgụgụ

7              Nchọpụta

Student’s Activities

1              Ige ntị.

2              Ịtụ ilu

3              Ịkọwa ilu

4              Ịjụ na ịza ajụjụ

5            Ide  ihe odide

6         Ise eserese

7          Ịgụ ihe ọgụgụ

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese Chaatị aadị Akpụrụakpụ ihe ndị a na- ahụ anya Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  • ịtụ ilu anọ ma kọwaa ha.
  • ikwu ihe mmụta dị n’ilu

Week 3

Topic: Ejije

Performance objectives

  1. ijije omume dibịa bekee, nọọsụ, njinịa, onyenkụzi, onyesọja, onyeọrụugbo. ọzụahịa, onyeeze, ọkaikpe. dg.

Contents

  • Omume dịka: dibịa bekee, njinịa, onyenkụzi, dg.

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ngosipụta
  3. Ejije
  4. Nduzi
  5. Ajụjụ na azịza

Student’s Activities

1              Ige ntị

2              Ile anya

3              Ịkparịta ụka

4              Ije ejije

5              Ịjụ na ịza ajụjụ 6 Ise eserese

Teaching & Learning Material  

  • Ngwa na ngwongwo kwesịrị ejije nke ọ bụla

Evaluation Guide

  1. ịjụ na ịza azịza
  2. ije ejije
  3. ise eserese

READ ALSO

Igbo Language Curriculum for Primary 1

Igbo Language Curriculum for Primary 2

Igbo Language Curriculum for Primary 3

Igbo Language Curriculum for Primary 4

Igbo Language Curriculum for Primary 5

Igbo Curriculum for Primary 1 to 3

English Language Curriculum for Primary 1 to 6

Share this Article
Leave a comment