Igbo Language Curriculum for Primary 5

10 Min Read
language Curriculum 2

Grade 5 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 5. Akaraedemede, akụkọ ifo, ilekọta gburugburu, Mpụtara aha – Schemeofwork.com

Table of Contents
THEME 1: ASỤSỤContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Aghọtaazaa (Iji nkenke akụkọ ndị a ho pu tara ku zie aghọtaazaa)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Akaraedemede    Teacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Edemede nduziContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ịkọwapụta ọdịdị mmadụContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Mmụgharị akaraedemedeContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Idezu AkụkọContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 2: AGỤMAGỤTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Akụkọ ifoContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Ejije nkenke e depụtara e depụtaContentsTeacher’s ActivitiesStudent’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: OkwuntụhịTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTHEME 3: OMENALAContentsTeacher’s ActivitiesStudent’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation GuideTopic: Mmemme Ọdịnala (Ịgụ nwa aha)ContentsTeacher’s Activities        Student’s ActivitiesTeaching & Learning Material  Evaluation Guide

THEME 1: ASỤSỤ

Week 1

Topic: Ọnụọgụgụ (1 – 400)

Performance objectives

  1. ịgụtali ọnụọgụgụ site n’otu ruo na narị anọ.
  2. iji ọnụọgụgụ ndi a mee ahịrịokwu
  3. Ide ha

Contents

  1. Ọnụọgụgụ site n’otu ruo na narị anọ
  2. Iji ọnụọgụgụ mee ahịrịokwu
  3. Odide ọnụọgụgụ

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ngosipụta
  3. Ọmụmaatụ
  4. Ajụjụ na azịza
  5. Asọmmpi

Student’s Activities

  1. Igụpụta ọnụọgụgụ
  2. Iji ọnụọgụgụ ndị a sụọ asụsụ
  3. Idepụta ọnụọgụgụ
  4. Ịrụgosi ha
  5. Ịmakọ ọnụọgụgụ na mkpụrụokwu
  6. Ịsọ mpi

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa ọnụọgụgụ dịka: ukwu osisi e kere na narị na narị
  2. Chaatị
  3. Mgbubam

Evaluation Guide

  1. ịgụ ọnụọgụgụ site n’otu ruo na narị anọ
  2. iji ọnụọgụgụ mee ahịrịokwu ise
  3. ide ọnụọgụgụ e wepụta

Week 2

Topic: Aghọtaazaa (Iji nkenke akụkọ ndị a ho pu tara ku zie aghọtaazaa)

Performance objectives

  1. Ịgụ Igbo nke ọma
  2. I ko wa ihe a kọrọ n’ime akụkọ ahụ
  3. Iza ajụjụ so ihe ha gụrụ

Contents

  1. Ọgụgụ
  2. Nkọwa ihe a gụrụ
  3. Nkọwa okwu ndị siri ike n’ihe ndị a gụrụ

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ
  2. Nkọwa
  3. Ajụjụ na azịza
  4. Ọmụmaatụ

Student’s Activities

  1. Ịgụ ihe ọgụgụ
  2. Ịju na ịza ajụjụ
  3. Ikwu uche ha banyere ihe ha gụrụ

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ
  2. Eserese
  3. Tepurekọda

Evaluation Guide

  1. Ịkọwa isiokwu dị n’ime ihe ha gụrụ
  2. Ịkọwa mkpụrụokwu ato siri ike dị n’ime ihe ha gụrụ
  3. Ịza ajụjụ banyere ihe ha gụrụ

Week 3

Topic: Akaraedemede    

Performance objectives

1              ikwu akara edemede dị iche iche

2              itinyetali akara edemede kwesịrị ekwesị

3              ịchọpụta na izipụta akaraedemede dị iche iche n’ahịrịokwu

Contents

  1. Akaraedemede dị iche iche dk: kpọm, rịkọm, kpọmrikọm, akarauhie, akaramkpu, akaraajụjụ dg

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Nrụgosi
  4. Ọkpụkpọ

Student’s Activities

  1. Ikwu akaraedemede dị iche iche
  2. Itinye akaraedemede kwesịrị ekwesị
  3. Ịchọpụta na ịrụgosi akaraedemede n’ahịrịokwu

Teaching & Learning Material  

  1. Ụgbọoji
  2. aadị
  3. Mgbubam
  4. Eserese
  5. Redio
  6. Tepurekọda

Evaluation Guide

  1. ịkpọpụta
  2. akaraedemede atọ
  3. itinye akara edemede atọ n’ebe kwesịrị ekwesi

Week 4

Topic: Edemede nduzi

Performance objectives

1        ịkọwa ihe bụ edemede

2        ikwu njirimara edemede 3 ịtụta aro ihe a ga-ede

4              idetu ihe e dere

5              ide edemede nke ha

Contents

1              Nkọwa ihe bụ edemede

2              njirimara edemede dịka: isiokwu, mmalite, ahụ, nhazi, mmechi

3              Ntụta aro ihe onyenkuzi ga- ede n’ ụgbọojii

4              Ndetu ihe e dere

5              Odide edemede nke ha

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ọmumaatụ

3              Ngosipụta

4              Ajụjụ na azịza

5              Ndekọrịta nke klaasị

Student’s Activities

  1. Ịkọwa ihe bụ edemede
  2. Ikwu njirimara edemede
  3. Ịkparịta ụka banyere isiokwu
  4. Ịtụta aro ihe onyenkuzi ga-ede n’ụgbọojii
  5. Idetu ihe e dere n’akwụkwọ ha
  6. Ide edemede nke ha

Teaching & Learning Material  

1              Eserese

2              Mgbubam

3              Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

1              ikọwa ihe bụ edemede

2              ide ahịrịokwu anọ

3              ịza ajụjụ

Week 5

Topic: Ịkọwapụta ọdịdị mmadụ

Performance objectives

  1. ịkọwatalị ọdịdị mmadụ
  2. ịtụle na itụnyere odịdị mmadụ dị iche iche

Contents

  1. Nkọwa ọdịdị mmadụ (ụcha ogologo, ibu, dg)
  2. Ntụle na ntụnyere ọdịdị mmadụ dị iche iche

Teacher’s Activities        

1              Nkowa

2              Ọmumaatụ

3              Ngosipụta

4              Ogụgụ

5              Odide

Student’s Activities

  1. Nkọwa ọdịdị mmadụ (ụcha ogologo, ibu, dg)
  2. Ịtụle na ntụnyere ọdịdị mmadụ dị iche iche

Teaching & Learning Material  

1              Eserese

2              Chaati

3              Akwụkwọ ọgụgụ

4              Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. Imebe ahịrịokwu
  2. Ise eserese iji ntụnyere ọdịdị mmadụ abụọ

Week 6

Topic: Mmụgharị akaraedemede

Performance objectives

  1. ịkpọpụta akaraedemede dị iche iche n’ime ederede
  2. itinyetali akaraedemede n’ebe kwesịrị ekwesị

Contents

  1. Mkpọpụta akaraedemede dị iche iche dịka: kpọm na ndị ọzọ
  2. Nchọpụta na nzipụta akaraedemede
  3. Ntinye akaraedemede n’ebe kwesịrị ekwesị

Teacher’s Activities        

  1. Nkowa
  2. Ọmumaatụ
  3. Ọkpụkpọ
  4. Odide
  5. Asọmmpi

Student’s Activities

  1. Ịkpọpụta akaraedemede
  2. Ịchọpụta
  3. akaraedemede n’ime ederede
  4. Itinye akaraedemede n’ahịrịokwu
  5. Ịrụgosi akaraedemede
  6. Ịsọ mpi

Teaching & Learning Material  

  1. Kaadị
  2. Eserese
  3. Redio
  4. Tepurekọda
  5. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịza ajụjụ
  2. itinye akaraedemede
  3. ịrụgosị akaraedemede.
  4. idepụta akaraedemede.

Week 7

Topic: Idezu Akụkọ

Performance objectives

  1. ịkpọpụta ihe ndị a na-ahụ n’edemede dịka: isiokwu, mmalite, ahụ na mmechi edemede
  2. idechapụ akụkọ a kọfọrọ site n’ichemi echiche

Contents

  1. Nhazi edemede dịka: mmalite, ahụ na mmechi edemede
  2. Ndezu akụkọ a kọfọrọ akọfọ

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Mkparịtaụka
  4. Ajụjụ na azịza
  5. Ndezu
  6. Ngụgharị

Student’s Activities

  1. Ịkpọpụta ihe ndị a na- ahụ n’edemede.
  2. Ịkparịta ụka maka ihe a ga-ede
  3. Idezu akụkọ
  4. Ịgụgharị ihe e dere

Teaching & Learning Material  

  1. Ederede
  2. Akwụkwọ ọgụgụ
  3. Tepurekọda
  4. Ụgbọojii

Evaluation Guide

  1. ịjụ na ịza azịza.
  2. idezu akụkọ abụọ
  3. ịchọpụta isiokwu akụkO

Grade 5 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 5. Akaraedemede, akụkọ ifo, ilekọta gburugburu, Mpụtara aha – Schemeofwork.com

THEME 2: AGỤMAGỤ

Week 1

Topic:  Abụ nkenke        

Performance objectives

1              ịgụpụta abụ nke ọma

2              izipụta nghọta, mmasị na obiụtọ dị n’abụ

3              ibu abụ n’isi

4              ịkọwa echiche dị n’abụ

Contents

  1. Abụ mfe dị iche iche      

Teacher’s Activities        

1              Nkọwa

2              Ọgụgụ

3              Nzipụta

4              Ọmụmaatụ

5              Ajụjụ na azị za

6              Ndetu

Student’s Activities

  • Ige ntị
  • Ịgụ abụ
  • Ibu abụ n’isi
  • Ịkọwa echiche dị n’abụ
  • Ije ejije
  • Idetu abụ
  • Ise eserese

Teaching & Learning Material  

  1. Chaatị
  2. Eserese
  3. Akpụrụakpụ
  4. Mgbubam

Evaluation Guide

  1. igụ abụ nkenke atọ nke ọma
  2. ikowa echiche dị n’abụ ha gụrụ
  3. ise eserese ịkọwa otu
  4. abụ

Week 2

Topic: Akụkọ ifo

Performance objectives

  1. ịkọ na ịgụ akụkọ ifo
  2. izipụta mmasị, nghọta, ọbiụtọ na ezigbo agwa.
  3. ịtụle agwa dị n’akụkọ
  4. ikwu ihe mmụta si n’akụkọ ifo

Contents

  1. Akụkọ ifo dị iche iche dk: nke okike na nke na-akụzi ezi omume
  2. Ntụle agwa
  3. Ihe mmuta

Teacher’s Activities        

  1. Ọkụkọ.
  2. Ọgụgụ
  3. Nzipụta
  4. Ọmụmaatụ
  5. Ajụjụ na azịza
  6. Nchịkọta

Student’s Activities

  1. Ikọ akụkọ.
  2. Ịgụ akụkọ
  3. Ịjụ na ịza ajụjụ
  4. Ije ejije.
  5. Ịtụle agwa
  6. Ikwu ihe mmụta

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Akpụrụakpụ
  3. Chaatị
  4. Akwụkwọ ọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịkọ akụkọ
  2. ịkọgharị akụkọ.
  3. ịgụ akụkọ ifo e dere ede

Week 3

Topic: Ejije nkenke e depụtara e depụta

Performance objectives

  1. Ịgụ ejije e depụtara
  2. Iso mee ejije ahụ
  3. Ikọwa mmụta dị n’ejije ahụ

Contents

  1. Ejije nkenke e depụtara e depụta
  2. Ihe mmụta dị n’ejije

Teacher’s Activities

  1. Nkọwa
  2. Nzipụta
  3. Ajụjụ na
  4. Aziza
  5. Omụmaatụ

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Ịgụ ejije
  3. Ije ejije
  4. Idetu ejije

Teaching & Learning Material  

  1. Akwụkwọ ọgụgụ
  2. Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. ịgụtali ejije a họpụtara
  2. ịkọwa ihe mmụta abụọ dị n’ejije

Week 4

Topic: Okwuntụhị

Performance objectives

  1. ikwupụta ma kọwapụta okwuntụhị nke ọma
  2. Ịchọtali okwu ndị ha na ibe ha yiri n’ụda
  3. igosipụta mmasị na obiụtọ dị n’ikwu okwuntụhị

Contents

  1. Okwuntụhị dị iche iche

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmụmaatụ
  3. Nzipụta
  4. Ajụjụ

Student’s Activities

  1. Ige nti
  2. Ikwu okwuntụhị
  3. Ịjụ ajụjụ.
  4. Ịza ajụjụ
  5. Ịgụ okwuntụhị
  6. Ide okwuntụhị

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Chaatị
  3. aadị

Evaluation Guide

  1. Iju ajụjụ
  2. iku okwuntụhị
  3. okwuntụhị
  4. ide okwuntụhị ise

SUBJECT:      IGBO LANGUAGE            CLASS LEVEL:  PRIMARY 5

THEME 3: OMENALA

Week 1

Topic: Idobe gburugburu ọcha

Performance objectives

  1. ikwu ụzọ ilekọta gburugburu
  2. ikwu uru ọ bara ilekọta gburugburu

Contents

  1. Ụzọ nlekọta gburugburu
  2. dịka: ịza ihe, ikpofu ahịhịa ebe o kwesịrị, ịnyụ mamịrị na nsị ebe ha kwesịrị
  3. Uru nlekọta gburugburu bara

Teacher’s Activities

  1. Nkọwa
  2. Ngosipụta
  3. Ọmụmaatụ
  4. Ọgụgụ  
  5. Ajụjụ na azịza
  6. Ejije
  7. Ide ihe odide

Student’s Activities

  1. Ige ntị
  2. Ịkparịta ụka
  3. Ịjụrịta ajụjụ na ịzarịta ajụjụ
  4. Ije ejije
  5. Ịgụ ihe ọgụgụ
  6. Ide ihe odide

Teaching & Learning Material  

  1. Ederede
  2. Mgbubam
  3. Eserese
  4. Redio
  5. Chaatị

Evaluation Guide

  1. ikwu uru ọ bara ilekọta gburugburu
  2. Ikwu ụzọ ilekọta gburugburu

Week 2

Topic: Mmemme Ọdịnala (Ịgụ nwa aha)

Performance objectives

  1. ikpọpụta aha Igbo dị iche iche
  2. Ikwu mgbe na etu e si agụ nnwa aha n’ala Igbo
  3. Ikwu mpụtara aha ụfọdụ na mkpa ha dị

Contents

  1. Aha Igbo dị iche iche dk: Chiamaka, Chukwudị, Amarachukwu, Chinemerem, dg
  2. Mgbe a na agụ nnwa aha
  3. Etu e si agụ nnwa aha
  4. Mpụtara aha ụfodu na mkpa ha di.

Teacher’s Activities        

  1. Ajụjụ na aziza
  2. Ngosipụta
  3. Ejije
  4. Ọmụmaatu
  5. Nkọwa

Student’s Activities

  1. Ịkpọsi aha ha na aha Igbo ndiọzọ
  2. Ikwu mpụtara aha ndị a
  3. Ịkọwa mgbe na etu e si agụ nnwa aha

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Chaati
  3. Akwụkwọ ọgụgụ
  4. Ụmụaka n’onwe ha

Evaluation Guide

  1. ịkpọpụta aha Igbo ise
  2. Ịkọwa etu e si agụ nnwa aha na onye na- enye aha
  3. Ikwu mpụtara aha ụfodu ha kpopụtara

READ ALSO

Igbo Language Curriculum for Primary 1

Igbo Language Curriculum for Primary 2

Igbo Language Curriculum for Primary 3

Igbo Language Curriculum for Primary 4

Igbo Language Curriculum for Primary 6

Igbo Language Curriculum for Primary 1 to 6

English Language Curriculum for Primary 1 to 6

Share this Article
Leave a comment