Igbo Language Curriculum for Primary 4

7 Min Read
language curriculum

Year 4 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 4. ọnụọgụgụ site, edemede, Agwụgwa dị mfe, megbuo onye na-azụ ahịa – Schemeofwork

THEME 1: ASỤSỤ

Week 1

Topic: Ọnụọgụgụ (1- 200)

Performance objectives

  1. ịgụtalị ọnụọgụgụ site n’otu ruo narị abụọ
  2. iji ọnụọgụgụ ndị a sụọ asụsụ
  3. Idetalị ọnụọgụgụ ndị a.

Contents

  1. Ọnụọgụgụ site n’otu ruo na narị abụọ (1-200)
  2. Odide ọnụọgụgụ
  3. Asụsụ nabatara ọnụọgụgụ

Teacher’s Activities        

  1. Ịgụpụta ọnụọgụgụ
  2. Idepụta ọnụọgụgụ
  3. Iji ọnụọgụgụ sụọ asụsụ
  4. Ịmakọta nọmba na ọnụọgụgụ

Student’s Activities

  1. Ọgụgụ
  2. Ngosipụta
  3. Ọmụmaatụ
  4. Nkọwa
  5. odide
  6. Mmakọta

Teaching & Learning Material  

  1. Ngwa e ji agụ ọnụọgụgụ dk: ukwu osisi e kere na narị na narị
  2. Chaatị
  3. kaadị ọnụọgụgụ

Evaluation Guide

  1. ịza azịza
  2. ịgụ ihe
  3. ide ọnụọgụgụ 1-200
  4. Ịmakọ nọmba Na ọnụọgụgụ.

Week 2

Topic: Ịkọwapụta ihe

Performance objectives

  1. ịkọwatalị ihe
  2. Ikwulite n’ụzọ dị were were ọdịdị ihe ha na-ahụ Anya, nụrụ Na ntị, siri n’imi, Na metụrụ aka.
  3. izipụta ndịiche dị n’etiti ihe ha nụrụ na ntị, hụrụ n’anya , siri n’imi na metụrụ aka

Contents

  1. Nkọwa ọdịdị ihe dị iche iche: Ọrụ nka dị iche iche dk ihe e sere ese, ihe a kpụrụ akpụ, ihe a tụrụ atụ, ihe a kpara akpa dg.
  2. Ihe dị ndụ dk: anụmanụ, osisi, mmadụ dg.
  3. Ụzụ dị iche iche dk:ụda egbe, ụgbọala, okwu, ube nnụnụ / anụmanụ

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ejije      
  3. Ịjụ ajụjụ              
  4. Mmetụ aka
  5. Isi n’imi
  6. Mkpagharị (gburugburu ụlọakwụkwọ)  

Student’s Activities

  1. Ijụ na ịza ajụjụ
  2. Ịkọwa etu ihe dị
  3. Ige nt
  4. Ikwu ndịiche dị n’etiti ihe ha nụrụ na ntị, hụrụ n’anya, siri n’imi na metụrụ ak

Teaching & Learning Material  

  1. Eserese
  2. Ọrụ nka dị iche iche
  3. Anụmanụ na osisi
  4. Redio na Tepurekọda Ngwa mmetụaka na Nsinimi

Evaluation Guide

  1. ịkọwalite ihe
  2. ije ejije
  3. ide ihe
  4. ise ihe

Week 3

Topic: Ọgụgụ na Aghọtaazaa dị mfe

Performance objectives

1              Ịgụ ederede dị mf

2              Ịchọpụta mkpụrụokwu ndi tara akpụ

3              Ịkọwa ha site n’iji ọkọwa okwu Igbo

4              Ịza ajụjụ sitere n’ederede ha gụrụ

Contents

  1. Ogụgụ ederede
  2. Aghọtaazaa dị mfe mkpụrụokwu ndị tara akpụ Ntụgharị uche n’ihe a gụrụ Ịgba mbọ zaa ajụjụ sitere n’ederede a gụrụ

Teacher’s Activities        

  1. Ọgụgụ
  2. Nkowa
  3. Ọmụmaatụ
  4. Odide
  5. Ajụjụ

Student’s Activities

  1. Ịgụ ederede
  2. Ịkpọpụta na ịtọsa mkpụrụokwu na akpaalaokwu
  3. Ịza ajụjụ
  4. Ịchọpụta okwu ọhụrụ
  5. batara n’ihe a gụrụ.

Teaching & Learning Material  

  1. Akwu kwo o gụgụ a họpụtara
  2. Ụgbọedemede
  3. Ọkaasụsụ (Ọkọwaokwu)

Evaluation Guide

  1. Ikwu ihe abụọ ha mụtara site n’ederede
  2. Ịkọwa mkpụrụokwu abụọ tara akpụ
  3. I za ajụjụ abụọ onye nkụzi ga – ajụ site n’ihe ha chọpụtara

Week 4

Topic: Edemede nduzi

Performance objectives

  1. idetali ederede otu nkebi a haziri ahazi
  2. ikwu ihe ndị dị mkpa na nkebi edemede paragrafụ)

Contents

  1. Njirimara nkebi edemede dk:
  2. Ikwu maka otu isiokwu
  3. Edemede otu nkebi a haziri ahazi

Teacher’s Activities        

  1. Mkparịtaụka
  2. Ọmumaatụ
  3. Nkọwa
  4. Odide ndekọrịta
  5. Nduzị

Student’s Activities

  1. Ịkparịta ụka
  2. Ịtụta aro ihe onyenkụzi ga-ede n’ụgbọojii
  3. Ịgụgharị ihe onyenkụzi dere n’ụgbọojii
  4. Idetu ihe e dere n’akwụkwọ ha
  5. Ide edemede nke ha.

Teaching & Learning Material  

  1. Ụgbọojii
  2. Akwụkwọ ọgụgụ
  3. Chaatị Ederede

Evaluation Guide

  1. igosi nkebi ole dị n’ederede.
  2. idetu ihe e dere
  3. ide edemede nke ha

Week 5

Topic: Ịzụ na ire ahịa

Performance objectives

  1. ịkparịtaụka iji zipụta ọnọdụ ịzụ na ire ahịa
  2. ikwu ihe ha na-ahụ n’ọdụ ahịa
  3. ikwe o nu ahi a i kwụ ụgwọ ihe ha zụrụ
  4. ikwu ụzọ mgbochi mmegbu onye na-azụ ahịa.

Contents

  1. Mkparịtaụka metu tara o zụzụ na orire ahịa
  2. Ihe ndị a na-ahụgasi n’ọdụ ahịa
  3. Ịkwụ ụgwọ ihe ha zụrụ
  4. Ụzọ mgbochi mmegbu
  5. onye na-azụ ahịa

Teacher’s Activities        

  1. Mkparịtaụka
  2. Ajụjụ
  3. Nkọwa
  4. Nru gosi
  5. Ejije

Student’s Activities

  1. Ime mkparịtaụka gbasara ịzụ na ire ahịa
  2. Ịkpọsipụta ihe ụfọdụ ha na-ahụ n’ọdụ ahịa
  3. Ime nkenke ejije iji
  4. gosipụta onye na-azụ na onye na-ere ahịa.

Teaching & Learning Material  

  1. Ụgbọojii, eserese na-egosi ndị na-ere ahịa dị iche iche

Evaluation Guide

  1. Ije ejije na-egosi ndị na-azụ na ndị na- ere ahịa
  2. idepụta mkpụrụokwu ndị metụtara ịzụ na ire ahịa
  3. idepụta ụzọ abụọ e nwere ike isi megbuo onye na-azụ ahịa
  4. ikwu otu u zo a ga-esi gbochie immegbu onye na-azụ ahịa

Year 4 NERDC Igbo Language Curriculum for Primary 4. ọnụọgụgụ site, edemede, Agwụgwa dị mfe, megbuo onye na-azụ ahịa – Schemeofwork

THEME 2: AGỤMAGỤ

Week 1

Topic: Ejije dị nkenke

Performance objectives

  1. ịsụtali asụsụ e ji azụ ahịa,  arụ ọrụ ubi, ekwu okwu na telefoonu, na emume ncheta ọmụmụ mmadụ       
  2. ime omume a na-eme n’ịzụ ahịa, ncheta ọmụmụ na ikwu na telefoonu

Contents

  1. ịzụ ahịa
  2. ịrụ ọrụ ubi
  3. ikwu okwu na telefoonu
  4. ime emume ncheta ọmụmụ

Teacher’s Activities        

1              Ejije

2              Ajụjụ

3              Ngosipụta

4              Nkọwa

Student’s Activities

  1. Ije ejije izụ ahịa
  2. Ije ejije ọrụ ubi
  3. Ije ejije ikwu okwu na telefoonu
  4. Ije ejije ncheta ọmụmụ
  5. Ịjụ na ịza ajụjụ

Teaching & Learning Material  

1              Ngwaahịa

2              Ngwa ọrụ ubi

3               Telefoonu

4              Eserese

5              Ngwa mmemme ncheta ọmụmụ

Evaluation Guide

1              ijije asụsụ e ji azụ ahia

2              ijije asụsụ telefoonu.

Week 2

Topic: Abụ na uri dị mfe (Egwu)

Performance objectives

  1. Igụ abụ maọbụ uri (egwu) dị mfe
  2. Ikụ egwu site n’iji ngwa egwu
  3. Ikwu uru abụ/egwu/uri bara

Contents

  1. Abụ ịgụgụ nwa
  2. Uri ọrụ
  3. Uri/egwu a na -agba agba n’o gbọ
  4. Uri/abụ ndịụka.

Teacher’s Activities        

  1. Nkọwa
  2. Ọmu maatu

Student’s Activities

  1. Igụ abụ/uri dị mfe
  2. I ku egwu/ur
  3. Igba egwu /uri
  4. Ikwu uru egwu/uri/abụ bara
  5. Ije ejije

Teaching & Learning Material

  • Agwụgwa dị mfe (Gwa m gwa m gwa m)              
  • Ilu dị mfe            
  • Akụkọ ifo Ụ       

Evaluation Guide   

  • Agwa ọma na agwa ọjọọ
  • Njirimara ndị Igbo
  • Akaọrụ ndị Igbo
  • Nri na Ejiji ndị Igbo

READ ALSO

Igbo Language Curriculum for Primary 5

Igbo Language Curriculum for Primary 6

Igbo Curriculum for Primary 1 to 3

English Language Curriculum for Primary 1 to 6

Share this Article
Leave a comment